<?xml version="1.0" encoding="utf-8"?>
<document>
<s id="1">Ụfodụ n'ime ha nwere ike inwe ngwọta site n'iji ọgwụ ọgbụgba dị iche iche.</s>
<s id="2">Nke gbaruru afọ atọ, ma kwụsin'afọ 1970.</s>
<s id="3">20 Mee bu ubochi nke 20th (nke iri abụọ ) na onwa ana kpo Mee.</s>
<s id="4">Ọ gụsịrị akwụkwọ ma nweta MB ChB na 1950 wee ghọọ nwanyị mbụ n'ala Igbo bu dọkịta.</s>
<s id="5">Na Gregorian calender, 12 Ọgọọst bu ubochi nke 224th (225th na afo nke ana-kpo leap year) na afo.</s>
<s id="6">Mgbochi doro anya enwere maka ya ugbu a bụ izere ijiji ahụ ịta mmadụ.</s>
<s id="7">Na Gregorian calender, 14 Septemba bu ubochi nke 257th (258th na afo nke ana-kpo leap year) na afo.</s>
<s id="8">Isị ya bu Umuahia, tomadi Aba bu ebe ahia ukwu ya no.</s>
<s id="9">13 Juun bu ubochi nke 13th (nke iri na atọ) na onwa ana kpo Juun.</s>
<s id="10">Nké a bụ mkpụrụedemede asụsụ: Ndi Igbo Nsibiri Wiktionary catetories of Igbo Igbo Vocabulary Language Aha mba dị ịche ịche xLingua-Online-Dictionary English-English / English-English Édémédé nke dị ntakiri.</s>
<s id="11">Na Gregorian calender, 28 Febrụwarị bu ubochi nke 59th na afo.</s>
<s id="12">ISBN 0-7146-4067-0. Nke a sitere na Mack, Beverly B., na Jean Boyd, Jihad Ji Otu Nwanyi: Nana Asma'u, Onye Ọkà Mmụta na odeakwụkwọ [1] .</s>
<s id="13">A maara ọrụ nka ndị Igbo tụmadị bronze bụ nke aga-ahụ n'obodo Igbo Ukwu site na narị afọ nke itoolu.</s>
<s id="14">Elu Àlà bụ asaàlà n'uwa nka.</s>
<s id="15">Okonjo-Iweala guru akwukwo na St. Anne's School, Molete, Ibadan, ma guo akwukwo na International School Ibadan tinyere Harvard University.</s>
<s id="16">Okpo rụrụ ọrụ dị ka dairektọ ụlọ akwụkwọ na-ahụ maka idozi ihe ndi a na-emepụta n'onyonyo n'afọ 2013, O mecha bụrụzie onye dairektọ nwere nka ọrụ n'ụlọ ọrụ Menoword Media.</s>
<s id="17">Enweghi ude n 'ugbua na ihe ndi mmadu na-eme ka ha nwua, ndi mmadu na-abughi ndi ozo.</s>
<s id="18">18 Maachị bu ubochi nke 18th (nke iri na asatọ) na onwa ana kpo Maachị.</s>
<s id="19">O ruruoru ka onyishi state nke Naigeria manite 16 Jenụwarị 1966 ruo mgbe ndi Hausa/Fulani nor na armi, gburu ya na 29 Julaị 1966.</s>
<s id="20">Shoneyin a mụrụ n'afọ 1977 n'Ibadan, Ȯra Ọyọ nke dị n'ala Naigiria.</s>
<s id="21">Nje rabisn'abanye n'ụbụrụ na awara ime ahụ.</s>
<s id="22">Ka ọ gụchara ma nweta digiri ya n'ihe gbasara ịchụ nta na mgbasa akụkọ site n' Enugu State University of Science and Technology ọ gara rụọ n'onyonyo nke di na Katsina State na Northern Nigeria, tupu ọ laghachi na South bia rụọ Redio nke ndị Bayelsa nakwa ụlọ ọrụ Ray PowerFM di na Yenogoa.</s>
<s id="23">Otu a ka na-aru oru na nmalite nke ogbo ohuru a, mana ugbu a ha nozi na-egwu oru.</s>
<s id="24">Na ọtụtụ ihe atụ, ichi akara na-anọchi anya na ihu.</s>
<s id="25">Na Gregorian calender, 9 Novemba bu ubochi nke 313th (314th na afo nke ana-kpo leap year) na afo.</s>
<s id="26">28 Disemba bu ubochi nke 28th (nke iri abụọ na asatọ) na onwa ana kpo Disemba.</s>
<s id="27">Ndị ahụ ha esichaghị ike nwekwara ike ịgba ya site na mgbe ruo na mgbe maọbụrụ n'ọdị mkpa.</s>
<s id="28">Échìchè Confucius mèrè ka ihe ndi bekee na kpí Confucianism (儒家) dí.</s>
<s id="29">M̀gbè ọ nọ̀ nà mkpọrọ, Malcolm X bànyèrè òtù ndị Nation of Islam.</s>
<s id="30">26 Maachị bu ubochi nke 26th (nke iri abụọ na ishii) na onwa ana kpo Maachị.</s>
<s id="31">A mụrụ Amaechi na 24 December 1970 n' Enugu Ukwu, Anambra State. Ọ gara akwụkwọ Sekọdri na Federal Government Girls College, Abuloma .</s>
<s id="32">Aha nke okwa bu Repoblik Sudan.</s>
<s id="33">N'ihi nke a, ekweghị na ọbụ ya meriri ndọrọ ndọro a.</s>
<s id="34">Ebidoro ya na afọ 1963.</s>
<s id="35">Ya mere, okwu a nwekwara ike izo aka maka ọrụ nka nke oge a na-emepụta na nzaghachi na arịrịọ na mmekọrịta ụwa.</s>
<s id="36">Dika Abia State, ebe enwetere ala kee ya, ndi Igbo bu ndi bi ebee na nnuku.</s>
<s id="37">Na 1896, Njikotak Ochíchìézè byàrà ozór I chí Dominika, mé ya ka o bu nkeji mpaghara ézè nwanyị.</s>
<s id="38">Ndị ya na nke a n ́n'ogo gụnyere tetanus, nje imi, ọrịa polio, ọrịa ngụgu n'ada ọnụ egọ dị 15.41 dọla maka otu n'afọ 2014.</s>
<s id="39">Nkeji nke nwèrè mádu rúrú nde asaátọ.</s>
<s id="40">Ọ gara ụlọ akwụkwọ Ridgeway, MidKent College na West Kent College .</s>
<s id="41">Nà òkpurù ọ̀chịchị onye isi James Earl Rudder, ụlọ̀akwụkọ èkwebà èbò niile mà ndị isiojie nà mmụ̀kọta.</s>
<s id="42">Ihe dịka pasent 35 ruo 45 nke ndị mmadụ egosila ihe dịka ọbara na mgbu n'akụkụ ebe a na-agba ha ọgwụ.</s>
<s id="43">A na-ejikarị nwata nwoke ma ọ bụ nwa agbọghọ na-eburu oche na tusk, ọ bụ ezie na ọ bụghị onye ọrụ.</s>
<s id="44">N'afor 2003, Lagos State House of Assembly repotara ya ka o nochite anya ndi Mushin Constituency I. N'ulo oru a, Oriaku Tejuosho kwadoro bill bu nke mechara buru nka ama dika Lagos State Protection Against Domestic Violence Law n'afor 2007.</s>
<s id="45">Disemba 9 - Emere Goodluck Jonathan governor Bayelsa State na Naigeria.</s>
<s id="46">Ọ gara akwụkwọ Mahadum na Sofia, Bulgaria.</s>
<s id="47">N'oge ọ dị ka gọvanọ, n'otu n'ime ajụjụ ọnụ a gbara ya na telivishọn na Channels Television [1], o jiri okwu ahụ bụ "iberiberism" mgbe ọ na-achọ ịkọwa ọrụ ya dịka gọvanọ.</s>
<s id="48">Ọmụmatụ : Ọnwa Mbụ Igbo kalịnda abụghị ihe zuru ụwa ọnụ, a kọwapụtara ya dị ka "ọ bụghị ihe edepụtara ma soro ... kama ọ na-ahụ ya n'uche ndị mmadụ." .</s>
<s id="49">Na mba Unaịted Steeti ọbụ dọla 100 maọbụ 200.</s>
<s id="50">Ńkú bu ihe si osisi.</s>
<s id="51">Ekwesịrị ịgba ya mmadụ ugboro abụọ mgbe ọdị naanị otu afo.</s>
<s id="52">Udemezue, Onyinyechi.</s>
<s id="53">O nwere ubochi ruru 30 (iri ato).</s>
<s id="54">Mádu jùrù ya nke 722,664, ihë ndi ọchíchí Naigeria si na afọr 2006.</s>
<s id="55">29 Septemba bu ubochi nke 29th (nke iri abụọ na itenanị) na onwa ana kpo Septemba.</s>
<s id="56">Na Gregorian calender, 29 Juun bukwa ubochi nke 180 na afo (non-leap year) nile, bu ubochi nke 181st mgbe afo ahu bu leap year.</s>
<s id="57">Nke a pụtara na ndị na-enyocha nwere ike ịnweta akwụkwọ niile dị mkpa maka ụlọ ọrụ ụlọ ọrụ n'otu ebe, ma ọ bụghị n'èzí mpaghara ebe ndị na-ede akwụkwọ ga-agbagharị n'etiti ndị ọchịchị dị iche iche maka ịnye akwụkwọ dị iche iche.</s>
<s id="58">Dr. Chimaroke Nnamani (amuru 30 Mee 1960) bula onye governor Enugu State na Naigeria, 29 Mee 1999, ru 29 Mee 2007.</s>
<s id="59">Na Gregorian calender, 27 Jenụwarị bu ubochi nke 27th na afo.</s>
<s id="60">Ego Ihenacho Ogbaro bu oye otu ndi ogu egwu akporo Africano music band nke Lagbaja.</s>
<s id="61">Ó mẹ̀tụ̀kwàrà ị́ bụ onye òzí ihnye ńzíté ụ́mụ̀ńtàkị́rị́.</s>
<s id="62">Anyi nwere agugu ubochi 21 du mgbe afo na agwu.</s>
<s id="63">ISBN 978-156-399-0. Hammer, Jill (2006).</s>
<s id="64">Agbaala ọtụtụ nde mmadụ ọgwụ rabis n'ụwa niile.</s>
<s id="65">Ofe Egusi bu ofe eji mkpuru egusi akworo akwo were esi, obu mkpururu egusi ahu akworo akwo na-eme ka ofe shu roo aro,ofe egusi bukwa ofe amaara nke oma na West Africa, yana uzo di iche iche eji esi ya.</s>
<s id="66">Christianity Islam Édémédé nke dị ntakiri.</s>
<s id="67">Na Gregorian calender, 22 Jenụwarị bu ubochi nke 22nd na afo.</s>
<s id="68">1985 - General Ibrahim Babangida e mee wefu government Naigeria, me hawa onye ishi alaa.</s>
<s id="69">Ọ bụ ụzọ esi tụgharia Obi/Eze ndụ mmanụ.</s>
<s id="70">Colombia bu ala no n'ime obodo ukwu adi-kpo South Amerika.</s>
<s id="71">Na Gregorian calender, 4 Juun bu ubochi nke 155th (156th na afo nke ana-kpo leap year) na afo.</s>
<s id="72">A mụrụ Khairat na Ilorin na April 1962. .</s>
<s id="73">Ílúnílú ya dàr`a na óbị mádu na óbị ndi ochíchí, ezíbóte mmekotá na ñkitị, na eziokwu na ihe mmé ézíbóté ihe.</s>
<s id="74">Switzerland nke ana-kpo kwa, Swiss Confederation bụ otu obodo no na Obodo Békè.</s>
<s id="75">Ndi nachi ala Naigeria anabataghi ya.</s>
<s id="76">A na ede ya "1" na ọnụ ọgụgụ a n'kpọ "Numerals".</s>
<s id="77">Tupu ya e were ọkwa dị ka onye nnọchite anya, Ogwu, onye nke si na Delta Steeti arụọla ọrụ dika onye isi ụlọ-ọrụ ihe gbasara Naịjịrịa na mba ndi ọzọ.</s>
<s id="78">Obu kwa otu ana-kpo onye ndi 419 jide: Mugu (419) Àtụ:Calendar/Sun1stMonthStartChi4 Önwa mbu 26 bu ubochi nke 26th (iri abuo na isii) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile.</s>
<s id="79">Ọgwụ mgbochi rabis bụ ọgwụ eji egbochi ọrịa rabis.</s>
<s id="80">Antarctica bu ala di ju oyi no na okpuru uwa.</s>
<s id="81">Mugu bu na olu ndi Yoruba, otu ha na kpo onye ewu.</s>
<s id="82">Kelia é rélé njikota egwu rúrú nde 3 na uwa.</s>
<s id="83">A na-ahụkarị ya n'etiti ndị bi na Afrịka, Eshia na ndị Sawụtụ Amerịka.</s>
<s id="84">Uzor Mmmiri nor na àlà di sere nse ime Puger Souns an Mmiri Washington, di 100 miles na nleda anyanwu nkeji Kánada na Amerikạ, ha kporo amaá shi áhà Ozor Seattle, nke mdo Duwamish na Suquamish.</s>
<s id="85">Ndi nche obodo kwùrù na Earl Little nwèkwàrà íshí ya mgbe ọ gàrà ébé áhù, na ha sị ọ sị na ọ dànarị ímé mgbùrù mgbúrù ugbo àlà áhù.</s>
<s id="86">Anyi nwere agugu ubochi 108 du mgbe afo na agwu.</s>
<s id="87">Onye nwanyi (asụsụ Inglish: girl) bu otu n'ime abwo ndi madu nwere ike bu.</s>
<s id="88">15 Septemba bu ubochi nke 15th (nke iri na ise) na onwa ana kpo Septemba.</s>
<s id="89">O nwetara nturu ugo mke MFA site na Mahadum Antioch n'afọ 2001.</s>
<s id="90">N'afọ 2012, ọ nwere mmeri ma nweta ihe onyiye "IT Personality of the Year" na mmeme 'National Information Technology Merit Award.</s>
<s id="91">N'ime ememe a na-eme kwa afọ, a na-ebute ụmụ nwoke niile a mụrụ n'afọ gara aga n'ihu obodo Ikenga ma si otú ahụ dị ka nọmba obodo.</s>
<s id="92">Na Gregorian calender, 17 Novemba bu ubochi nke 321st (322nd na afo nke ana-kpo leap year) na afo.</s>
<s id="93">Onwere otu nwanyi na otutu umuntakiri.</s>
<s id="94">Siward nwèrè ike ị bụkwa onye si Scandinavia, dị kà ị bụ ikwu Earl Ulf, ya à pụtazie kà dike okembà nà ọnụmara ya nà England nà m̀gbè ọ̀chịchị Cnut ("Canute ǹkè Ukwu", 1016–1035).</s>
<s id="95">Ọ bụ onye na-akwado ndị inyom na ụmụaka.</s>
<s id="96">Ụgwụ a gbara obodo Lebanon gbụrụ gbụrụ.</s>
<s id="97">Nà ogè â, ọnụọgụ̀gụ̀ bìrìntàkịrị ǹke ndị ụmụ̀nwaànị̀ bụ̀ òle ndị h'e kwèrè ị gata okuzi mà h'è kweghị ha ị gote ngomụ̀chata.</s>
<s id="98">Mgbe ọ nọ A-levels na Idia College, Benin, Igwe bidoro ị leba anya n'ihe gbasara mmetụta.</s>