Fyodor Mikhaïlovitch Dostoievsky (Disemba 11, 1921 - Febụwarị 9, 1881) bụ onye edemede Russia nke a na-ewere dị ka otu n'ime ndị edemede kachasị ukwuu na ndị kasị nwee mmetụta n'ụwa.
Fiodor Mikhaïlovitch Dostoïevski ch'est un écrivin russe, né à Moscou ch' 11 ed novimpe (30 d' octope) 1821 pis défuncté à Saint-Péterbourg ech 9 ed février (28 ed jinvier) 1881.


Akwụkwọ akụkọ Dostoevsky na akụkọ dị mkpirikpi emetụtala ọtụtụ ndị edemede, ndị ọkà ihe ọmụma na ndị na-eme fim, bụ ndị nọgidere na-amụ ha gburugburu ụwa.
Considéré conme l'un d' chés pus grinds romanchiers russes, il a influinché grindmint d'écrivins et pi d'filosofes.

A na-enwe mmasị na akwụkwọ ya maka omimi uche, ọchị na ike ime mmụọ ha. Ndị nkatọ na-ewere 'Mpụ na ntaramahụhụ', 'Onye nzuzu', na 'Ụmụnna Karamazov' dịka akwụkwọ akụkọ ya kachasị ukwuu.[1][2][3]
Parmi ses œufes, ches pu connues sont Crime et Chatimint (1866) et pi Ches Frères Karamazov (1880).