↑ "Rivers Angels Raid Osun Babes, Bobruichanka, Bayelsa Queens". allnigeriasoccer.com. 8 February 2014.
↑ Rivers Angels Raid Osun Babes, Bobruichanka, Bayelsa Queens. allnigeriasoccer.com (8 February 2014).


Retrieved 1 September 2019. ↑ "Falcons fly out with high hopes".
Retrieved on 1 September 2019. ↑ Falcons fly out with high hopes.

Nigerian Football Federation. 19 May 2015.
Nigerian Football Federation (19 May 2015).

Retrieved 12 June 2015.
Retrieved on 12 June 2015.

Ayila ta taka leda a Bobruichanka Bobruisk a gasar Premier ta Belarusiya kafin ta koma Rivers Angels na Gasar Matan Najeriyar.[1]
Ayila gbara Bobruichanka Bobruisk egwu na Premier League nke Belarus tupu ọ gawa Rivers Angels nke nche ụmụ nwanyị Naijiria. [1]

Yana son Ngusurun Ayila (haihuwa 6 Satumba 1994) ta kasance yar wasan kwallan kafa ce ta Nijeriya, kuma tana buga wasannin kasa da kasa, sun kuma taka rawan gani a gasar mata na championships da kuma na Nigerian women's national football team.
Yana son Ngusurun Ayila (haihuwa 6 Satumba 1994) ta kasance yar wasan kwallan kafa ce ta Nijeriya, kuma tana buga wasannin kasa da kasa, sun kuma taka rawan gani a egwuregwu umata na championships da kuma na Nigerian women's national football team.

Bayan nasarorin da ta samu a kafafen yaɗa labarai, ita ce mai gabatar da shirin talabijin da ake kira Muryar Jama’a, shirin wasa ne wanda ke nuna rayuwa da al'adun Hausawa, Ita kuma ta mallaki kamfanin L Magazine, mujallar ce da ke nuna abubuwan kaman kayan ado na cikin gida, kiwon lafiya da salon rayuwa; ita ce marubuciya na Something Deep da Masked[9].
Ka o nwetara ihe ịga nke ọma na mgbasa ozi, ọ bụ onye na-egosi mmemme ihe onyonyo a na-akpọ Muryar Jama'a, ihe ngosi egwuregwu gbasara ndụ na omenala ndị Hausa, bụkwa onye nwe magazin L. na-erizi pụta ihe ndị dị ka ịchọ mma ime ụlọ, ahụike na ụdị ndụ; bụ onye edemede nke Something Deep and Masked [1] .

Ta na da Digiri a fannin harshen Ingilishi daga [6] Jami'ar Maiduguri, Diploma a interior decoration daga Lotus Educational Institute, Dubai da wani diploma kuma a space management daga Maren School of Interior Décor and Design, bugu da ƙari ta ƙara digiri na biyu a jami’ar ESAE dake ƙasa Benin Republic.
O nwetara nzere bekee site na [1] University of Maiduguri, Diploma in interior decoration si Lotus Educational Institute, Dubai na diploma na 'Space management site Maren School of Interior Décor and Design', na mgbakwunye na nzere bachelọ abụọ na ESAE Mahadum dị na Benin Republic .

Daga baya ta zama mai gabatar da shiri wanda ake kira Voices of the Youth.
O mechara bụrụ onye ngosi nke Voice of the Youth.

A cikin wannan shiri, ta bayar da damar samar da ingantacciyar rayuwa ga mara galibi, da kuma karfafama mutane gwiwa game da yadda za su zama ƴan kasuwa, tare da koya masu ilimin yadda ake gina ingantaccen hanyar samun kuɗi, da kuma magance matsalolin da matasan Najeriyar ke fuskanta a yayin da suke ƙoƙarin samun ci gaba da nasara a rayuwarsu[8].
N'ime mmemme a, ọ na-enye ohere iji mepụta ndụ ka mma maka ndị ọ na-enweghị, ma na-agba ndị mmadụ ume ka ha bụrụ ndị na achu nta ego, na akụziri ha ka ha ga-esi nweta ezigbo ego, na-edozi nsogbu ndị ntorobịa Nigeria chere ha ihu ka ha na-agba mbọ ime ka ha nwee ego. ihe ịga nke ọma nke ndụ ha [1] .

Ngozi Ezeocha (an haife ta a ranar 12 ga wata Oktoba, 1973) 'yar wasan ƙwallon ƙafa ta Najeriya ce wadda ke buga wasa a ƙungiyar ƙwallon ƙafa ta mata ta Najeriya.
Ngozi Ezeocha (a mụrụ n'ụbọchị 12 n'ọnwa Ọktoba afọ 1973) bụ onye egwuregwu bọọlụ Naịjirịa gbara bọọlụ dịka onye na -agbachitere ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa .

Ta bugawa tawagar kasar Najeriya wasa a gasar cin kofin duniya ta FIFA a shekarar 1991, da kuma gasar cin kofin duniya ta mata ta shekarar 1995 ta FIFA.
O soro ndị otu asọmpi n'asọmpi iko mba ụwa nke FIFA afọ 1991, na iko ụmụ nwanyị mbaụwa nke FIFA afọ 1995 .

Manazarta
Ebemsidee

Hanyoyi na Haɗin waje
Njikọ mpụga

William Rashidi mai fafutuka ne ga mambobin LGBTQ na Najeriya da ke yin lalata da maza.
William Rashidi bụ onye na-akwado ndị otu LGBTQ na Nigeria na ndị na-enwe mmekọahụ nke ụmụ nwoke.

Ita mamba ce a kwamitin da ke sa ido kan bude majalisar kula da lafiya da kare hakkin dan Adam.
Ọ bụ onye so na kọmitii na-ahụ maka mmeghe nke Health and Human Rights Council.

Har ila yau, shi ne Daraktan Equality Triangle Initiative, wanda ke da hedkwata a Jihar Delta, Najeriya.[1][2] Ya kuma ba da shawarar yin amfani da Prophylaxis Pre-exposure, (PRP) don hana kamuwa da cutar HIV.[3] A shekarar 2011, ya yi adawa da hukuncin zaman gidan yari na shekaru 14 na auren jinsi, wanda 'yan majalisar dokokin Najeriya suka zartar.[4]
Ọ bụkwa onye isi oche nke Equality Triangle Initiative, nke dị na Delta State, Nigeria . [1] [2] Ọ na-atụ aro iji Prophylaxis Pre-exposure, (PRP) iji gbochie nje HIV. [3] N'afọ 2011, ọ megidere iwu itụ mkpọrọ afọ iri na anọ maka ịlụ nwoke ma ọ bụ nwanyị, nke ndị omeiwu Naijiria kwadoro.

William Rashidi ya yi digiri a fannin manufofin jama'a daga Jami'ar Queen Mary da ke Landan.
William Rashidi nwetara akara ugo mmụta na amụma nke ọha na mahadum Queen Mary dị na Lọndọn.

Matsalolin kiwon lafiya na zamantakewar al'umma yana da alaƙa da ƙara haɗarin jima'i na HIV a tsakanin 'yan luwaɗi, bisexual, da sauran mazan da suka yi jima'i da maza (GBMSM).
A na-ejikọta nsogbu ahụike ọha na eze na ihe ize ndụ dị ukwuu nke nje HIV n'etiti ndị na-edina ụdị onwe ha,bu bisexual, na ndị ikom ndị ọzọ na-enwe mmekọahụ bụ ndị ikom (GBMSM).

Manazarta
Edensibia

Ƙaddamarwa don Daidaita Haƙƙin Mutane (TIERs)
Mmalite nhata nha nke ikike mmadụ (TIERs)

kungiyar da ke aiki don karewa da haɓaka
Otu a bụ nzukọ nọ na Naijiria debanyere aha ha ma na abụghị otu ehiwere maka nnweta ego na-arụ ọrụ ichekwa na ịkwalite oke ruru mmadu ndị agbanyeghị ogo ,nkuzi, njirimara na njikọ onye.

tsiraru a cikin shirye-shiryen rigakafin cutar kanjamau
Nke a na na Mgbakwunye nke nkwuchite ọnụ,nchekwa

na yanki.[1] Mun himmatu wajen kawo wani
[1] Ha kpebisiri ike na nweta ikwalite, ichekwa ma ijidesie ike na ihe gbasara ikike na ọbụbú mmadụ nke ụmụ amaala

a
obodo nke na-enweghị ịkpa oke Naijiria site na nkwuchite ọnụ, nkwado, agụmakwụkwọ na Ebumnuche nwepụta

al'ummar da ta kubuta daga wariya kuma
mba nke na-enweghị ịkpa ókè,nke ebe mgbakọta.

cutarwa a kan dalilan jima'i da kuma
E hiwere nzukọ a na afọ̀ 2015 maka inwe ọsịsa nye ikpa oke na nleda anya nye ndị n'enweghị onye nkwuchite n'ihe gbasara mmekọahụ okikere ha na ntinye nke Mmemme mgbochi HIV.

asalin jinsi.
Site mmalite nke okike.

Muna aiki don cimma wannan burin
Anyị na-agba mbọ imezu ebumnuche a

Ƙaddamarwa don Daidaita Haƙƙin (TIERs)
Mmalite nke ohere nha anya (TIER)

Manazarta
Ebensidee

kungiyar da ke aiki don karewa da haɓaka
Otu nzukọ na-arụ ọrụ ichekwa na ịzụlite

Odulele ya kammala karatu a Jami'ar Jihar Ogun (yanzu Olabisi Onabanjo University) a Najeriya da Digirin farko na Kimiyya a likitanci.Bayan komawarsa zuwa Burtaniya, Odulele ya kafa cocin Landan mai wa'azin bishara, Glory House wanda aka fara kafa shi a matsayin cocin Glory Bible a shekarar 1993 daga tsohon gidan jana'iza a Leyton, East London.
Odulele gụchara akwụkwọ na mahadum Ogun State (nke bụzi Olabisi Onabanjo University) dị na Nigeria wee nweta nzere bachelọ nke sayensị na ọgwụ. Mgbe ọ laghachiri na UK, Odulele hiwere ụlọ ụka na-ekwusa ozi ọma na Lọndọn, Glory House nke e hibere na mbụ dị ka Glory Bible Church na 1993 site na ụlọ olili ozu mbụ dị na Leyton, East London.

Odulele ya auri Mary Abosede, mahaifiyar 'ya'yansu biyu; Christopher Olufemi da Tiana Morojureoluwa.
Odulele lụrụ Mary Abosede, ha nwere ụmụ abụọ; Christopher Olufemi na Tiana Morojureoluwa.

OBA (DR) JOSEPH AKINLOLU BOLAJI ODUMERU AN ASTUTE LEADER IN ROYAL CROWN" . visionafricamagazine.com . Retrieved 22 December 2018. 5. ^ "Agbowa-Ikosi sawmill ready July - LASG" .
Ihe odide

A lokacin yakin, Agbowa-Ikosi ita ce hedikwatar majalisar gundumar Ikosi a lokacin.
N'oge agha ahụ, Agbowa-Ikosi bụ isi ụlọ ọrụ nke Ikosi District Council n'oge ahụ.

Ta zama birnin mafaka ga mutanen garuruwa kamar Imota, Ibefun, Ota da Owu.
Ọ rụrụ ọrụ dị ka obodo mgbaba maka ndị si n'obodo ndị dị ka Imota, Ibefun, Ota na Owu.

Mutanen Imota sun zauna a Ago-Mota, mutanen Ibefun a Ago-Ibefun, mutanen Ota a Ago-Ota da kuma mutanen Owu a Ago-Owu.
Ndị Imota biri na Ago-Mota, ndị Ibefun na Ago-Ibefun, ndị Ota na Ago-Ota na ndị Owu na Ago- Owu.

Bayan yakin, 'yan gudun hijira da yawa sun koma gidajensu.
Mgbe agha ahụ gasịrị, ọtụtụ ndị gbara ọsọ ndụ laghachiri n'ebe obibi ha.

Mutane kalilan ne suka rage in ban da mutanen Owu (musamman sojoji), wadanda suka yi alkawarin ba za su haifar wa Agbowa-Ikosi wata matsala ba.
Mmadụ ole na ole fọdụrụ ma e wezụga ndị Owu (karịsịa ndị agha), bụ ndị kwere nkwa na ha agaghị akpata Agbowa-Ikosi nsogbu ọ bụla.

Kasuwar Ladipo wacce aka fi sani da Lidipo Auto Spare Parts Market kasuwa ce a karamar hukumar Mushin a jihar Legas. [1] A ‘yan kwanakin nan, Kasuwar Ladipo ta kasance wurin yakin neman zabe da kuma taron wayar da kan jama’a saboda yawan jama’a a kasuwar. [2]
Ahịa Ladipo nke a makwaara dị ka Ahịa Lidipo Auto Spare Parts bụ ahịa dị na mpaghara Gọọmentị Mushin nke Lagos Steeti.[1] N'oge na-adịghi anya, Ahịa Ladipo bu ebe a na-eme mkpọsa ndọrọ ndọrọ ọchịchị na nnọkọ mmata ọha na eze n'ihi ọnụ ọgụgụ ndị mmadụ nọ n'ahịa ahụ.[2]

Manazarta "Ladipo Market boils as thugs attack traders" . Samson Folarin . Punch Nigeria.
Ihe odide

Kasuwar tana kan titin Ladipo, Papa Ajao, Mushin, Legas.
Ahịa ahụ dị na Ladipo Street, Papa Ajao, Mushin, Lagos.

Sunan ya fito ne daga wurinsa, Ladipo Street.
Aha ahụ sitere na ebe ọ dị, Ladipo Street.

Kasuwar Ladipo tana kusa da layin Akinwunmi, Ladipo Street, Papa Ajao, Mushin, Legas.
Ahịa Ladipo dị gburugburu Akinwunmi Lane, na Ladipo Street, Papa Ajao, Mushin, Lagos.

Daga wannan yanki ne (Titin Ladipo) ya ba da sunansa ga yanayin zirga-zirgar ababen hawa na yanzu.
Ọ bụ site n'ógbè a (Ladipo Street) ka ọ na-enye aha ya ugbu a na-eto eto na gburugburu ụgbọ ala.

Yana buɗewa gaba ɗaya idan kun zo daga yankuna daban-daban a Legas ko kuma 'yan adawa daban-daban a wajen Legas.
Ọ na-emeghe kpamkpam mgbe ị na-abịa site na mpaghara dị iche iche na Lagos ma ọ bụ mmegide dị iche iche n'èzí Lagos.

Ita ce kasuwa mafi girma don siyan sassan motoci a duk faɗin Afirka.
Ọ bụ ahịa kachasị ukwuu maka ịzụta akụkụ ụgbọ ala n'Africa dum.

Wuri ne mai kyau don tokunbo (wanda ba a sani ba) da sabbin kayan mota a Najeriya, masu siya da yawa suna kawo waɗannan samfuran yanzu daga Ghana, Ivory Coast, da ƙasashen Afirka daban-daban.
Ọ bụ ebe dị mma maka tokunbo (nke a na-amaghị ama) na akụkụ ụgbọ ala ọhụrụ na Naịjirịa, ọtụtụ ndị ahịa na-ebute ahịa ndị a dị ugbu a site na Ghana, Ivory Coast, na mba dị iche iche n'Africa.

Mazauna karamar hukumar Agege ‘yan kabilu daban-daban ne duk da cewa ‘yan kabilar Awori ‘yan asalin yankin ne.
Ndị bi na Gọọmentị Obodo Agege bụ agbụrụ dị iche iche ọ bụ ezie na ndị Awori bụ ụmụ amaala bi na ya.