# ar/gnome-desktop-2.0.xml.gz
# ig/gnome-desktop-2.0.xml.gz


(src)="s1"> عنْ جنوم
(trg)="s1"> Maka GNOME

(src)="s3"> أخبار
(trg)="s3"> Ozi

(src)="s5"> أصدقاء جنوم
(trg)="s5"> Ndị enyi GNOME

(src)="s6"> للإتّصال
(trg)="s6"> Mmekọ

(src)="s7"> ‏ GEGL الغامضة
(trg)="s7"> GEGL nke ahụ a na-amaghị ́ ị ̀

(src)="s9"> واندا سمكة جنوم
(trg)="s9"> Wanda azụ GNOME

(src)="s12"> عنْ سطح مكتب جنوم
(trg)="s12"> Maka ihe gbasara GNOME Desktọ ́ ọ ̀ pụ ̀

(src)="s14"> مرحبا بك في سطح مكتب جنوم
(trg)="s14"> Nnọ ́ ọ ̀ na ̀ GNOME Desktọ ́ ọ ̀ pụ ̀

(src)="s15"> قدّمه لك :
(trg)="s15"> Nke eweta ̀ a ̀ ra ̀ gị site n 'aka :

(src)="s17"> الإصدارة
(trg)="s17"> Agbanke

(src)="s18"> الموزّع
(trg)="s18"> Omenkesa

(src)="s19"> تاريخ البناء
(trg)="s19"> Ụbọchị ọrụrụ

(src)="s21"> جنوم بيئة سطح مكتب لعائلة نظم التشغيل المشابهة ليونكس ، حرّة ، وسهلة الاستخدام ، وسهلة المنال .
(trg)="s21"> GNOME bụ efu , dị ̄ o ̄ mu ́ me ́ , kwụrụ chịm , dịkwa mfe mbanye nke desktọọpụ ebe maka dịka-Yuniksị ezinụlọ nke sistem usoroomumeihe .

(src)="s22"> يتضمن جنوم معظم ما تراه على حاسوبك شاملة مدير الملفّات و متصفّح الوِب و القوائم و العديد من التطبيقات .
(trg)="s22"> GNOME na-etinye ụfọdụ ihe ị na-ahụ na kọmputa gị , tinyere onyenlekọta faịlụ , omenchọgharị weebụ , menus , nakwa ọtụtụ usoroiheomume ndị ahụ .

(src)="s23"> يتضمّن جنوم كذلك منصّة تطوير كاملة لمبرمجي التطبيقات ، ممّا يمكّنهم من إنشاء تطبيقات قوية و معقّدة .
(trg)="s23"> GNOME na-etinyekwa ebenzipụta ntolite ozuzuoke maka ndị ọrụụ usoroiheomume kọmputa , na-ekwe nkewapụta nke usoroiheomume ndị siri ike na nke gbagwojuru anya .

(src)="s24"> تركيز جنوم على سهولة الاستعمال و الإتاحة و دورة الإصدار المنتظمة و دعم الشركات القوي له يجعله مميّزا بين أسطح مكتب البرامج الحرّة .
(trg)="s24"> GNOME na-aka agbado ụkwụ na njieme na ikembanye , saịkụlụ nke a na-ahapụ mgbe ọbụla , nakwa nkwado mmekọrịta siri ike nke mere ka ọ kwụpụ iche n 'etiti Free Softwịa desktop ndị ọzọ .

(src)="s25"> أعظم قوّة لجنوم هي جمهورنا العظيم . نظريا يمكن لأي شخص بمهارات برمجة أو بدونها المساهمة في جعل جنوم أفضل .
(trg)="s25"> Ike GNOME bụ nkwekọrịta ndị mmadụ gbasara ya . Ọbụnagodi onye ọbụla , ma ́ mọọbụ amaghị usoromumeihe ọrụ n ̀ ka ̀ ya , ga-enwenwu ike inyeaka n 'ọdị mma GNOME .

(src)="s26"> المئات من الناس ساهموا بشفرات لجنوم منذ إنشائه في سنة 1997 ، العديد الآخرون ساهموا بطرق أخرى مهمّة مثل الترجمة و التوثيق و التأكد من الجودة.UnknownMonitor vendor
(trg)="s26"> Ọtụtụ ndị mmadụ enyela aka iwebata okwunzobe na GNOME kamgbe ọ bidoro n 'afọ 1997 ; ọtụtụkwa enyekwala n 'ụzọ ndị ọzọ dịgasị mkpa , tinyere ntụgharị , dọkumenteshiọn , nakwa ezi ntụkwasaobi.UnknownMonitor vendor

(src)="s28"> خطأ في قراءة الملف ' % s ' : % s
(trg)="s28"> Ndehie na-ewepụta ozi faịlụ ' % s ' : % s

(src)="s29"> خطأ في إعادة الملف ' % s ' : % snamename
(trg)="s29"> Ndehie na-eweghachi faịlụ ' % s ' : % snamename

(src)="s30"> بلا اسم
(trg)="s30"> Onweghị aha

(src)="s31"> الملف ' % s ' ليس ملفا أو مجلدا اعتياديا .
(trg)="s31"> Faịlụ ' % s ' abụghị faịlụ mgbe ọbụla mọọbụ ebenlereanya .

(src)="s33"> لا يوجد اسم ملف لحفظه
(trg)="s33"> Enweghị ahafaịlụ a ga-echekwa na

(src)="s34"> يبدأ % s
(trg)="s34"> Na-ebido % s

(src)="s35"> لا مسار لفتحه
(trg)="s35"> Enweghị URL a ga-ebubata

(src)="s36"> ليس عنصرا قابلا للإطلاق
(trg)="s36"> Ọ bụghị ihenhọrọ dị ̄ mbubata

(src)="s37"> لا أمر ( Exec ) لإطلاقه
(trg)="s37"> Enweghị ntiiwu ( Exec ) a ga-ebubata

(src)="s38"> أمر ( Exec ) غير صالح لإطلاقه
(trg)="s38"> Ajọ ́ ọ ̄ ntiiwu ( Exec ) a ga-ebubata

(src)="s39"> ترميز مجهول لـ : % s
(trg)="s39"> Ntụgharị a na-amaghị nke : % s

(src)="s45"> تعذّر جلب معلومات عن الخرْج % dposition " , " size " , and " maximum
(trg)="s45"> position " , " size " , and " maximum

(src)="s59"> requested " , " minimummaximum
(trg)="s59"> requested " , " minimummaximum

(src)="s60"> الحجم الافتراضي المطلوب لا يطابق الحجم المتاح : المطلوب = ( % d ، % d ) ، الأدنى = ( % d ، % d ) ، الأقصى = ( % d ، % d ) MirrorPantallas en Espejo " , * not * " Espejar Pantallas
(trg)="s60"> MirrorPantallas en Espejo " , * not * " Espejar Pantallas

# ar/gnome-desktop-3.0.xml.gz
# ig/gnome-desktop-3.0.xml.gz


(src)="s10"> position " , " size " , and " maximum
(trg)="s10"> position " , " size " , and " maximum

(src)="s23"> لاأحد من الأنماط المختارة يتناسب مع الأنماط الحتملة : % srequested " , " minimummaximum
(trg)="s23"> requested " , " minimummaximum

# ar/gnome-menus-3.0.xml.gz
# ig/gnome-menus-3.0.xml.gz


(src)="s1"> صوت و  فيديو
(trg)="s1"> Ụda na Vidio

(src)="s2"> قائمة الوسائط المتعدّدة
(trg)="s2"> Mọltimidia menu

(src)="s3"> برمجة
(trg)="s3"> Programịn

(src)="s4"> أدوات لتطوير البرامج
(trg)="s4"> Ngwaọrụ maka ntolite Sọftwịa

(src)="s5"> تعليمي
(trg)="s5"> Ọmụmụ

(src)="s6"> ألعاب
(trg)="s6"> Egwuregwu

(src)="s7"> الألعاب و  التسلية
(trg)="s7"> Egwuregwu na obiụtọ

(src)="s8"> رسوميات
(trg)="s8"> Nsepụtainyogo

(src)="s9"> تطبيقات الرّسوميات
(trg)="s9"> Usoro iheomume nsepụtainyogo

(src)="s10"> إنترنت
(trg)="s10"> Ịntaneetị

(src)="s11"> برامج للنّفاذ إلى الإنترنت مثل الوب و  البريد الإلكتروني
(trg)="s11"> Program maka ikikembanye ịntaneetị dịka web na Imeelụ

(src)="s12"> مكتب
(trg)="s12"> Ụlọọrụ

(src)="s13"> التطبيقات المكتبيّة
(trg)="s13"> Usoro iheomume ụlọọrụ

(src)="s14"> أدوات النّظام
(trg)="s14"> Ngwaọrụ sistem

(src)="s15"> إعداد و  مراقبة النّظام
(trg)="s15"> Nhazi na ilereanya nke sistem

(src)="s18"> ملحقات
(trg)="s18"> Nnyemaka ngwaọrụ

(src)="s19"> ملحقات سطح المكتب
(trg)="s19"> Nnyemaka ngwaọrụ Desktọọpụ

(src)="s20"> تطبيقات
(trg)="s20"> Usoro ihe omume

(src)="s21"> أخرى
(trg)="s21"> Ọzọ

(src)="s22"> تطبيقات لا تندرج تحت الفئات الأخرى
(trg)="s22"> Usoro iheomume na-abanyeghị n 'ọ ́ nụ ́ ndị ọzọ

(src)="s50"> إدارة
(trg)="s50"> Nhazi

(src)="s52"> تفضيلات
(trg)="s52"> Nkarachọ

(src)="s53"> التفضيلات الشخصيّة
(trg)="s53"> Nkarachọ nkeonwe

(src)="s61"> إعدادات للعديد من أجهزة العتادPersonal settings
(trg)="s61"> Personal settings

# ar/gnome-menus.xml.gz
# ig/gnome-menus.xml.gz


(src)="s1"> صوت و فيديو
(trg)="s1"> Ụda na Vidio

(src)="s2"> قائمة الوسائط المتعدّدة
(trg)="s2"> Mọltimidia menu

(src)="s3"> برمجة
(trg)="s3"> Programịn

(src)="s4"> أدوات لتطوير البرامج
(trg)="s4"> Ngwaọrụ maka ntolite Sọftwịa

(src)="s5"> تعليمي
(trg)="s5"> Ọmụmụ

(src)="s6"> ألعاب
(trg)="s6"> Egwuregwu

(src)="s7"> الألعاب و التسلية
(trg)="s7"> Egwuregwu na obiụtọ

(src)="s8"> رسوميات
(trg)="s8"> Nsepụtainyogo

(src)="s9"> تطبيقات الرّسوميات
(trg)="s9"> Usoro iheomume nsepụtainyogo

(src)="s12"> إنترنت
(trg)="s12"> Ịntaneetị

(src)="s13"> برامج للنّفاذ إلى الإنترنت مثل الوب و البريد الإلكتروني
(trg)="s13"> Program maka ikikembanye ịntaneetị dịka web na Imeelụ

(src)="s14"> مكتب
(trg)="s14"> Ụlọọrụ

(src)="s15"> التطبيقات المكتبيّةPersonal settings
(trg)="s15"> Usoro iheomume ụlọọrụPersonal settings

(src)="s20"> أدوات النّظام
(trg)="s20"> Ngwaọrụ sistem

(src)="s21"> إعداد و مراقبة النّظام
(trg)="s21"> Nhazi na ilereanya nke sistem

(src)="s24"> ملحقات
(trg)="s24"> Nnyemaka ngwaọrụ

(src)="s25"> ملحقات سطح المكتب
(trg)="s25"> Nnyemaka ngwaọrụ Desktọọpụ

(src)="s26"> تطبيقات
(trg)="s26"> Usoro ihe omume

(src)="s27"> أخرى
(trg)="s27"> Ọzọ

(src)="s28"> تطبيقات لا تندرج تحت الفئات الأخرى
(trg)="s28"> Usoro iheomume na-abanyeghị n 'ọ ́ nụ ́ ndị ọzọ

(src)="s29"> محرر القوائم
(trg)="s29"> Odezi menu

(src)="s30"> حرّر القوائم
(trg)="s30"> Dezie menu

(src)="s31"> ال _ مبدئيات
(trg)="s31"> _ Difọọltụ

(src)="s32"> ال _ قوائم :
(trg)="s32"> _ Menus

(src)="s33"> ال _ تطبيقات :
(trg)="s33"> _ Usoro iheomume :

(src)="s35"> الاسم
(trg)="s35"> Aha

(src)="s36"> اعرض
(trg)="s36"> Gosi

(src)="s37"> لا يمكن العثور على الدليل المنزلي : غير مضبوط في ‎ / etc / passwd ‏ ولا قيمة لمتغيّر البيئة ‎ $ HOME
(trg)="s37"> Achọtaghịnwu ihenlereanya keụlọ : Ekpokọtaghị ya na / dgz / okwumbanye na nke na-abaghị uru maka ụlọ $ HOME

# ar/gnome-session-3.0.xml.gz
# ig/gnome-session-3.0.xml.gz


(src)="s2"> أضِف برنامجا لبداية التشغيل
(trg)="s2"> Tinye mbido program

(src)="s3"> حرّر برنامج بدء التشغيل
(trg)="s3"> Dezie mbido program

(src)="s4"> لا يمكن أن يكون أمر بدء التشغيل فارغًا
(trg)="s4"> Mbido iwu ahụ agaghị eghenwu oghe

(src)="s8"> البرنامج
(trg)="s8"> Program

(src)="s28"> برامج بدء الت _ شغيل الإضافية :
(trg)="s28"> Mgbakwunye mbido _ programs :

(src)="s57"> مجهول
(trg)="s57"> Amaghị

(src)="s104"> تعذّر الاتصال بمدير الجلسات
(trg)="s104"> Enweghị ike isụnye n 'onyenlekọta oge mmem

# ar/metacity.xml.gz
# ig/metacity.xml.gz


(src)="s2"> انقل النافذة إلى مساحة العمل 1
(trg)="s2"> Kpụga windo na 1wọ ́ kspe ̄ e ̀ si ̀

(src)="s3"> انقل النافذة إلى مساحة العمل 2
(trg)="s3"> Kpụga windo na 2 wọ ́ kspe ̄ e ̀ si ̀

(src)="s4"> انقل النافذة إلى مساحة العمل 3
(trg)="s4"> Kpụga windo na 3 wọ ́ kspe ̄ e ̀ si ̀

(src)="s5"> انقل النافذة إلى مساحة العمل 4
(trg)="s5"> Kpụga windo na 4 wọ ́ kspe ̄ e ̀ si ̀

(src)="s6"> انقل النافذة مساحة عمل واحدة إلى اليسار
(trg)="s6"> Kpụga windo n 'otu wọ ́ kspe ̄ e ̀ si ̀ n 'akaekpe

(src)="s7"> انقل النافذة مساحة عمل واحدة إلى اليمين
(trg)="s7"> Kpụga windo n 'otu wọ ́ kspe ̄ e ̀ si ̀ n 'akanri

(src)="s8"> انقل النافذة مساحة عمل واحدة إلى الأعلى
(trg)="s8"> Kpụga windo n 'otu wọ ́ kspe ̄ e ̀ si ̀ n 'elu