# ig/ted2020-2739.xml.gz
# zh_tw/ted2020-2739.xml.gz


(src)="1"> Afo gara-aga ...
(trg)="1"> 去年

(src)="2"> dirim ka oku .
(trg)="2"> 糟透了 。

(src)="3"> ( Ichi ochi ) O bukwa oge mbu , m riri osikapa " joloofu " ndi Naijiria .
(trg)="3"> ( 笑聲 ) 我第一次品嘗了 奈及利亞的辣味大鍋飯 。

(src)="4"> ( Ichi ochi ) N ' eziokwu , ihe m gabigara buru ibu .
(trg)="4"> ( 笑聲 ) 實際上 , 嚴肅地說 , 我經歷了太多的個人的困境 。

(src)="5"> N ' etiti nnukwu nsogbu m , A gabigakwala m nnukwu egwu .
(trg)="5"> 面對大量的壓力 , 我感覺很焦慮 。

(src)="6"> Ufodu Ubochi , E nweghim ike iru aru oru .
(trg)="6"> 有時候 , 我無法工作 。

(src)="7"> Ubochi ndi ozo , m choo kam noro n 'akwa m , bee akwa .
(trg)="7"> 有時候 , 我甚至只想躺在床上哭泣 。

(src)="8"> Dokinta juru nam a ga-acho ihu okacha ibe na-ahu maka isi izu oke , maka nsogbu na nchegbum .
(trg)="8"> 我的醫生問我是否願意 見一下心理健康專家 , 談談我的壓力和焦慮 。

(src)="9"> Isi izu oke ?
(trg)="9"> 心理健康 ?

(src)="10"> Oriri m onu , e fekwara m isi n 'iwe .
(trg)="10"> 我閉上嘴 , 瘋狂地搖頭以示抗議 。

(src)="11"> Ihere onwe juru m ahu .
(trg)="11"> 一股深深的羞恥感襲上心頭 。

(src)="12"> O dikwa m k 'ajuru m aju .
(trg)="12"> 沉重的羞恥 。

(src)="13"> E nwerem ezinulo huru m n 'anya nke ukwu na ndi enyi m tukwasara obi , na agbanyeghi ya , ekweghi m agwa onye obula , gbasara ihe mgbu m .
(trg)="13"> 我有一個充滿愛和支持的家庭 , 我有一群無比忠誠的朋友 , 然而我不能接受這樣的想法 : 與別人談談我痛苦的情感 。

(src)="14"> O dikwam k 'onweghi ihe m puru ime n 'ihi omenala anyi n 'Africa , gbasara obi isi ike nwoke kwesiri inwe .
(trg)="14"> 我們非洲對於男子氣概嚴格的觀點 都要讓我窒息了 。

(src)="15"> " Ndi nmadu na enwe nsogbu , Sangu .
(trg)="15"> 「 人們都有現實的問題 , 桑谷 ,

(src)="16"> Nagide onwe gi "
(trg)="16"> 你得戰勝自己 ! 」

(src)="17"> Oge mbu m nuru maka " isi izu oke , " E sim Ghana puta ohuu , banye na Ulo akwukwo e be obibi , a kporo Peddie di na New Jersey .
(trg)="17"> 我第一次聽說 「 心理健康 」 時 , 我還是來自迦納的一名寄宿新生 , 就讀於紐澤西州的佩蒂中學 。

(src)="18"> A kam gabigara iru uju nmadu asaa ndi nwuru n ' otu onwa .
(trg)="18"> 我剛剛經歷了一個月內失去 7 個親人的殘酷事實 。

(src)="19"> Onye n 'eleta ndi ahu n 'adighi , k ' ometuru gbasara ihe m na-agabiga -- Chukwu gozie mkpuruobi ya -- o juru m gbasara isi izu oke m .
(trg)="19"> 學校的護士 關心我的經歷 ─ ─ 上帝保佑她 ─ ─ 她詢問我的心理健康狀況 。

(src)="20"> m juom onwe si , " ara a na-ayi ya ? "
(trg)="20"> 「 她心理不正常嗎 ? 」 我想 。

(src)="21"> O makwa n 'abu m dimkpa Africa ?
(trg)="21"> 她不知道我是非洲男人嗎 ?

(src)="22"> ( Ochi ) Dika Okonkwo , n 'ime " Things Fall Apart , " Anyi bu umu nwoke Africa anaghi ekwuputa ihe na-akpagbu anyi
(trg)="22"> ( 笑聲 ) 就像 《 生命中不可承受之重 》 裡的奧康渥 , 我們非洲男人既不處理 也不表達自己的感情 。

(src)="23"> Anyi na-e gbokwa mkpa anyi n 'onwe anyi
(trg)="23"> 我們解決自己的問題 。

(src)="24"> ( Iku aka ) Anyi na-e gbokwa mkpa anyi n 'onwe anyi .
(trg)="24"> ( 掌聲 ) 我們解決自己的問題 。

(src)="25"> A kporo m nwanne m nwoke , ma chikwa ochi megide ndi oyibo -- na kwa oria di iche iche ha na-aya -- nchegbu , na kwa ihe ndi ozo .
(trg)="25"> 我打電話給我的哥哥 , 嘲笑白人 , 和他們奇怪的疾病 , 比如憂鬱症 、 注意力缺乏症候群 這些奇怪的東西 。

(src)="26"> Site n 'ozuzu m nwetara n 'West Africa , O bu onye ara bu isi ruru unyi , gbakwara oto a kpaghari na-agbata anyi n 'obi mgbe o bula ekwuru ' mental . '
(trg)="26"> 身為在西非長大的人 , 提到 「 心理 」 這個名詞時 , 進入腦海的是一個瘋子 , 頂著看起來髒兮兮的 「 髒辮頭 」 , 半裸著身體在街上搖搖晃晃 。

(src)="27"> Anyi maara onye ara ahu nke oma .
(trg)="27"> 我們都認識這個人 。

(src)="28"> Nne na nna anyi doro anyi aka na nti gbasara ya .
(trg)="28"> 我們的父母用他來警告過我們 。

(src)="29"> " Nne , nne , gini mere o jikwa buru onye ara ? "
(trg)="29"> 「 媽媽 , 媽媽 , 他為什麼瘋了 ? 」

(src)="30"> o bu " ogwu na-aba n 'isi !
(trg)="30"> 「 毒品 !

(src)="31"> ilegodu y 'anya , ihe mere ya , emee gi . "
(trg)="31"> 就算你只看了一眼毒品 , 下場也會和他一樣 。 」

(src)="32"> ( Ochi ) Oria oyi yaa gi , nne gi ga-ebuze gi n 'ulo ogwu k 'agwoo gi .
(trg)="32"> ( 笑聲 ) 如果得了肺炎 , 媽媽會帶你到最近的醫院治療 。

(src)="33"> Mana kwuo na i naghi eche uche nke oma , Onye amuma obodo ebido ichu gi ajo mmuo ma na-ebogide ya amusi obodu gi .
(trg)="33"> 但是 , 如果聲稱得了憂鬱症 , 當地的牧師將會驅趕惡魔 , 並且責備村子裡的女巫 。

(src)="34"> Nzuko World Health Organisation , kwukwara na isi izu oke bu i nwe ike i ji gabiga ihe na esogbu anyi kwa ubochi ; i ji were na-aru olu ga amita mkpuru ; nakwa i nwe ike meere obodo gi ezigbo ihe .
(trg)="34"> 根據世界衛生組織 , 心理健康是指能夠處理 生活中的正常壓力的能力 ; 高效流暢地工作 ; 能對社區做出貢獻 。

(src)="35"> Isi izu oke gunyere uche izu onu na kwa mmeko mmadu n 'ibe ya .
(trg)="35"> 心理健康包涵我們的情感 、 心理和社會福祉 。

(src)="36"> Gburugburu uwa niile , iri asaa na ise ime otu nari onodu isi mgbaka o bula n 'esite n 'obodo otutu ndi bi n 'aya bu ogbenye .
(trg)="36"> 全球所有心理疾病案例中的 75 % 都能在低收入國家中發現 。

(src)="37"> N 'agbanyeghi nkea , otutu ndi ochichi Africa na-aroputa naani otu n 'ime uzo otu nari bojeeti ahu ike obodo ha i ji kwado isi izu oke .
(trg)="37"> 但是絕大多數非洲政府 僅將其健康預算中不到 1 % 的錢 投入到心理健康 。

(src)="38"> Nke kazi njo buzi n 'anyi enweghi otutu ndi oka ibe n 'ahu maka isi izu oke n 'Africa .
(trg)="38"> 更糟糕的是 , 非洲的精神病醫生嚴重短缺 。

(src)="39"> Na Nigeria , i ji maa atu , o bu nari abuo n 'ime obodo ndi no n 'ime ya ruru nde nari abuo .
(trg)="39"> 比如 , 奈及利亞 , 一個兩億人口的國家 , 只有 200 名精神病醫生 。

(src)="40"> N 'Africa niile , iri itoolu n 'ime otu nari nmadu a naghi e nweta ezigbo ogwu ahu ike .
(trg)="40"> 整個非洲 , 90 % 的人缺乏治療 。

(src)="41"> N 'ihi nkea , anyi n 'anwu n 'ekwughi okwu , na kwa i kpa oke a na-akpa n 'etiti ndi ahu di na ndi ahu adighi .
(trg)="41"> 結果是 , 我們孤獨地忍受著 , 羞恥地沉默著 。

(src)="42"> Agwa anyi na-akpa mgbe o bula ekwutere okwu isi izu oke , bu nke ikpa oke , amaghi ihe , amam ikpe , egwu , na kwa iwe .
(trg)="42"> 我們非洲人對心理健康的 回應是距離 、 無知 、 內疚 、 恐懼 和憤怒 。

(src)="43"> Na nchoputa nke Arboleda-Florez , oge o juru si , " kedu ihe n 'ebute isi mgbaka ? "
(trg)="43"> 在阿爾博萊達德 — 弗洛雷斯 指導的一項研究中 , 他直接問道 : 「 心理疾病的起因是什麼 ? 」

(src)="44"> iri ato na ano n 'ime otu nari si n 'o bu ogwu n 'aba n 'isi ; iri n 'itoolu si na o bu iwe si na chi nakwa otu chi siri choo ya -- ( ochi ) iri na abuo , si na o bukwa amusu .
(trg)="44"> 34 % 的奈及利亞人 認為是濫用毒品 ; 19 % 的人歸因於 神的憤怒和上帝的旨意 。 ( 笑聲 ) 12 % 的人則認為是 巫術和邪靈附身 。

(src)="45"> Mana ufodu kwuputezikwara ihe ndi ozo nwere ike i bute ya , dika site n 'obara nne na nna , inwe ma o bu enweghi ego , agha , esemokwu ma o bu onwu onye nmadu huru n 'anya .
(trg)="45"> 但很少有人舉出 已知的精神疾病成因 。 例如遺傳 、 社會經濟狀況 、 戰爭 、 衝突 , 或者失去親人 。

(src)="46"> I kpa oke a na-akpaso ndi isi mgbaka n 'eme ka ha dika ndi achupuru achupu nakwa ndi a juru aju .
(trg)="46"> 對心理疾病的污名化 常常導致對患者的排斥和妖魔化 。

(src)="47"> Onye n 'edeta okwa ; Robin Hammond detukwara ufodu ikpa okea ...
(trg)="47"> 攝影記者羅賓哈蒙德 已經記錄下了這些行為 。

(src)="48"> Na Uganda , Na Somalia , Nakwa ebea bu Nigeria .
(trg)="48"> 在烏干達 , 在索馬里 , 以及這裡 , 奈及利亞 。

(src)="49"> Na nghota nke m , Ikpa oke si na mkpebi obi nke nmadu .
(trg)="49"> 對我而言 , 汙名化是親身的經歷 。

(src)="50"> N 'afo 2009 , A nataram ozi site n 'igwe eji ekwu okwu , n 'otu abali .
(trg)="50"> 在 2009 年 , 半夜我接到了一通瘋狂的電話 ,

(src)="51"> Enyim kasi hunanya n 'uwa niile -- ezigbo nwoke mara nma , ma marakwa akwukwo nke ukwu -- nwere oria ' schizophrenia ' site na nchoputa ulo ogwu .
(trg)="51"> 我最好的朋友 , 一個才華橫溢 、 明哲 、 迷人 、 時髦的小伙子 , 被診斷為精神分裂症 。

(src)="52"> Ndi enyi soro anyi were too , gbanwere ma kpawa oke .
(trg)="52"> 我親眼目睹了一些 一起長大的朋友的做法 。

(src)="53"> a nukwaram ochi azu .
(trg)="53"> 我聽到了竊笑 。

(src)="54"> A nukwara m ntamu .
(trg)="54"> 我聽到了竊竊私語 。

(src)="55"> " I nuru n 'isi agbakaala ya ? "
(trg)="55"> 「 你聽說他瘋了的事嗎 ? 」

(src)="56"> " O yi bago ara ! "
(trg)="56"> 「 他開始發飆了 ! 」

(src)="57"> Okwu mkpari na nneda anya gbasara onodu ya -- okwu enweghi ike ikwu gbasara onye n 'aria cancer ma o bu oria anwunta .
(trg)="57"> 關於他的狀況的 那些貶低 、 貶損的評論 , 那些詞 , 從來不會 用於某個患了癌症的人 , 或者某個得了痢疾的人 。

(src)="58"> ufodu oge , e kwute okwu oria isi mgbaka , amaghi ihe anyi n 'ekpuchi obi ime ebere anyi .
(trg)="58"> 不知什麼原因 , 一談到心理疾病 , 我們的無知就將 所有的同情剔除乾淨 。

(src)="59"> A nonyerem ya oge obodo ya gbaketara ya azu , n 'ihi na ihunanya anyi sikwara ike .
(trg)="59"> 當他被社區隔離時 , 我站在他的旁邊 , 但我們的愛從未動搖 。

(src)="60"> N 'ezie , e bidoro m nwebe nmasi gbasara isi izu oke .
(trg)="60"> 默默地 , 我開始關注心理健康 。

(src)="61"> Site n 'onodu enyi m , e sokwam were kee ogbako ndi nwere nmasi gbasara isi izu oke n 'ulo akwukwo koleeji anyi .
(trg)="61"> 受到他的困境的啟發 , 我在學校發現了一個心理健康 特別興趣校友小組 。

(src)="62"> Dika onye mgbazi na Mahadum m kuziri ka m gusiri akwukwo , E nyekwara m umu akwukwo Mahadum aka na nsogbu gbasara isi izu oke ha .
(trg)="62"> 在我擔任研究生宿舍導師期間 , 我幫助了很多面臨 心理健康調整的大學生 。

(src)="63"> A huru m k 'umu akwukwo Africa si adoli mana ha adighi ekwe agwa onye o bula .
(trg)="63"> 我發現非洲學生在掙扎 , 無法跟任何人溝通 。

(src)="64"> N 'agbanyeghi ihem maara gbasara isu izu oke na akuko ihe di ozo n 'agabiga , Mu onwem , na-agabigazikwa nke m , mana o nweghi onye m nwere ike i gwa , n 'ihi n 'egwu na-atuzikwa m , Otu a k 'egwu anyi i bu onye ara siri di omimi .
(trg)="64"> 即使帶著這些知識和他們的故事 , 在面對我自己的焦慮時 , 我反而也在掙扎 , 並且無法跟任何人溝通 。 所以深層次的原因 是我們害怕成為瘋子 。

(src)="65"> Anyi niile -- o kachasi ndi Africa -- kwesiri i ghota na ihe anyi na-agabiga a dighi e gosi adighi ike anyi , nke mkpagwu n 'eyi anyi egwu ji e mebi ume anyi .
(trg)="65"> 我們所有人 ─ ─ 特別是非洲人 ─ ─ 要意識到我們的心理掙扎 並不會減損我們的力量 , 心理創傷也不會腐蝕我們的力量 。

(src)="66"> O kwesiri k 'anyi ghota n 'isi izu oke dikwa mkpa dika ahu izu oke .
(trg)="66"> 我們要意識到心理健康 和身體健康一樣重要 。

(src)="67"> O di mkpa n 'anyi kwusiri ita ahuhu ma daa ogbi k 'aturu a na-akpuchasi aji .
(trg)="67"> 不要在沉默中忍受 。

(src)="68"> Anyi ga-akwusi i neghara ndi oria na kwa oria ha n 'aya .
(trg)="68"> 我們必須停止汙名化疾病 , 停止傷害患者 。

(src)="69"> Gwa ndi enyi gi .
(trg)="69"> 和你的朋友談談 ,

(src)="70"> Gwa ndi i huru n 'anya .
(trg)="70"> 和你的親人談談 ,

(src)="71"> Gwa ndi okacha ibe na-elekota , ndi oria
(trg)="71"> 和健康專業人士談談 ,

(src)="72"> o buru na ahu esighi gi ike
(trg)="72"> 弱勢一點 ,

(src)="73"> gosiputa ya na-enwegi egwu o bula. o bughi naani onwe gi kwu .
(trg)="73"> 邁開這一步 , 並且相信 你並不是一個人 。

(src)="74"> Kwupute ihe i na-agabiga .
(trg)="74"> 如果你還在掙扎 , 大聲說出來 。

(src)="75"> Ikwu eziokwu gbasara otu ahu si e me anyi , a naghi e gosi a dighi ike anyi ; o bu akara na-anyi bu nmadu .
(trg)="75"> 誠實面對自己的感受 並不會讓我們弱小 ; 反而使我們成為人 。

(src)="76"> O ge erugo i ji kwusi i kpa oke gbasara ndi isi mgbaka .
(trg)="76"> 是時候終止污名化心理疾病了 。

(src)="77"> Ya bu , oge ozo i nuru maka " mental , " e chela naani maka onye ara .
(trg)="77"> 所以 , 下一次 , 當你聽到 「 心理 」 這個詞 , 不要僅僅想到瘋子 ,

(src)="78"> Chee maka m .
(trg)="78"> 想想我 。

(src)="79"> ( Iku aka ) Daalu nu .
(trg)="79"> ( 掌聲 ) 謝謝 。

(src)="80"> ( Iku aka )
(trg)="80"> ( 掌聲 )

# ig/ted2020-3596.xml.gz
# zh_tw/ted2020-3596.xml.gz


(src)="1"> Ọ bụrụ kwanụ na nwa agbọghọ Afrika si na ezinụlọ dị n 'otu akụkụ nke Afrika n 'ọdịnihu ka anabatara na mahadum nke kacha mma na ụzọ kpakpando dị na ngapụ ụwa ?
(trg)="1"> 如果一個非洲女孩 , 來自未來非洲的一個傳統家庭 , 被銀河系裡遠處 數個最好的大學錄取 , 會如何 ?

(src)="2"> Ọ bụrụ kwanụ ma ọ chọọ ịga ?
(trg)="2"> 如果她決定要去呢 ?

(src)="3"> Nke a bụ nkewapụta si na akụkọ " Binti " di ụzọ atọ A gbanyere m ụgbọ njem wee kpee ekpere n 'ime obi m
(trg)="3"> 這段話引述自我的中篇小說 《 賓娣 》 ( Binti ) 三部曲 : 我啟動了運輸機 , 並默默禱告 。

(src)="4"> Amaghị m ihe m ga-eme ma ọ bụrụ na ọ rụghị ọrụ
(trg)="4"> 如果它無法運作 , 我就不知道該怎麼辦了 。

(src)="5"> Ụgbọ njem mụ dị ọnụ ala ya bụ na otu ntụpọ mmiri ma ọ bụ otu mkpụrụ aja ga eme ya ka ọ mebie .
(trg)="5"> 我的運輸機很廉價 , 即使一滴水汽 , 或甚至一粒沙子 , 都可能會使它短路 。

(src)="6"> Ọ na emebikarị , mgbe ọbụla ana m ebidokarị ya ọtụtụ oge tupu ọ rụọ ọrụ
(trg)="6"> 它很靠不住 , 大部份的時候 , 我得要不斷重新啟動它 , 最後才會運作 。

(src)="7"> " Biko ọ bụghị ugbua , biko ọ bụghị ugbua , " e kwuru m n 'ime obi m .
(trg)="7"> 我心想 : 「 拜託現在別短路 , 拜託現在別短路 。 」

(src)="8"> Ụgbọ nje m mara jijiji n 'aja m wee jide ume m
(trg)="8"> 運輸機在沙地中顫動 , 我屏息以待 。

(src)="9"> Ọ pere mpe , basaa , na eji oji ka nkume ekpere , ọ zụrụ obere ụzụ wee jiri nwayọ bilie n 'aja
(trg)="9"> 它很小 、 平平坦坦 、 黑色的 , 就像是個禱告石 , 它輕柔地發出噪音 , 接著緩緩從沙地升起 。

(src)="10"> Ọ mechara , wepụta ike nke buliri ya
(trg)="10"> 最終 , 它產生能抬起行李的力量 。

(src)="11"> A chịrị m ọchị .
(trg)="11"> 我露齒而笑 。

(src)="12"> Ugbua aga m eru n 'ugbọelu ahụ n 'oge .
(trg)="12"> 這樣我就能準時到達太空梭了 。

(src)="13"> e ji m mkpịsịaka hichapụ otjize n 'ihu isi m m wee sekpuru ala wee metụ mkpịsị aka n 'aja , na-agbari ụrọ na-esi isi ọma n 'ime ya .
(trg)="13"> 我用食指抹去額上的 赭色乳脂 , 跪了下來 , 接著我用那隻手指去觸碰沙子 , 讓汗味的紅土留在手指上 。

(src)="14"> M wee jiri nwayọ kwuo " Daalụ , "
(trg)="14"> 我低語 : 「 謝謝你 。 」

(src)="15"> Ọ bụ ije kilomita n 'ogologo ụzọ ọzara gbara ọchịchịrị .
(trg)="15"> 我沿著黑暗的沙漠道路走了半哩 。

(src)="16"> Ụgbọ nje m ka na arụ ọrụ Aga m eru ebe ahụ n 'oge
(trg)="16"> 因為運輸機成功啟動 , 我能準時到達那裡 。

(src)="17"> A kwụụrụ m ọto , kwụsịnata , wee mechie anya m .
(trg)="17"> 我直起身子 , 暫停一下 , 閉上眼睛 。

(src)="18"> Ugbua , ibu ndụ m niile na arụgide m n 'ubu .
(trg)="18"> 現在 , 我整個人生 重重壓在我的肩膀上 。

(src)="19"> Nke a bụ izizi m na emere onwe m isiike na ndụ m niile .
(trg)="19"> 這是我第一次公然反抗 自我生命中最傳統的那一部份 。

(src)="20"> Ana m ahapụ n 'etiti abalị , ma ha amaghịị .
(trg)="20"> 我在夜晚的死寂中離開 , 而他們完全不知情 。