# ibo/BhT0XnBD94o6.xml.gz
# ja/BhT0XnBD94o6.xml.gz


(src)="1"> Ndi ohaneze , na TED anyi na ekwu maka ichi na otu ibido ihe
(trg)="2"> 社会をいかに動かすかという話をよくしますが
(trg)="3"> これから たった3分の間に社会的な運動が起きる様を

(src)="2"> Ka anyi lee anya otu ihe na aga , site na mbido ruo na ngwucha , na ikeji ato ma mutakwa ihe ona akuzi
(trg)="4"> ご覧いただき そこから教訓を引き出そうと思います
(trg)="5"> 最初にリーダーが勇気を持って立ち上がり

(src)="3"> Nke mbu , okwa unu ma na onye na edu kwesiri igbasike ime ihe ndi ozo ga eji chia ya ochi . mana ihe o na eme di mfe iso
(trg)="6"> 嘲笑される必要があります
(trg)="7"> でも彼の行動に続くのはすごく簡単です
(trg)="8"> ここで最初のフォロワー(追随者)が重要な役割を担っています

(src)="4"> Ebe a onye mbu na eso ya nwere oru di ezigbo mkpa oga egosi nmadu nile otu ha ga esi eso
(trg)="9"> みんなに どう従えばいいか示すのです
(trg)="10"> リーダーが彼を対等に扱うのを見てください

(src)="5"> Ugbu a , lee ka onye na edu ga esi gbako ya ka ha bu nwanna
(trg)="11"> 今やリーダー1人ではありません

(src)="6"> Ugbu a , obughikwa maka onye na edu obu maka ha abuo ,
(trg)="12"> 複数になったのです
(trg)="13"> 友達に声をかけていますね

(src)="7"> Ugbu a , o na akpo ndi enyi ya .
(trg)="14"> 最初のフォロワーというのは

(src)="8"> Ugbu a , unu ga ahu na onye na eso na mbu buzi ezigbo onye isi na onwe ya ona bu inwe obi ikwu cha puta otu anwu onye izizi na eso bu onye gbanwe onye noru onwe ya to onye ndu ( imu amu ) ( iku aka ) onye nke ibou na eso abia kita oburuzi ofu onye or nmadu abou , nmadu ato bu igwe , igwe bu news so iga na iru ga bu na iro odi nkpa , not just igosi onye na edu , mana igosi ndi na eso maka na ndi ofu na eso na eso ndi na eso , not onye na edu kita , odi nmadu nabu na abia and ozugbo nmadu ito more kita anyi weh momentum .
(trg)="15"> 過小評価されていますが 実はリーダーシップの一形態なのです
(trg)="16"> こんな風に目立つだけでも勇気がいります
(trg)="17"> 最初のフォロワーの存在が 1人のバカを

(src)="9"> Oge anu wa ka anyi akwuru kita ka anyi ga agawu ibido so , nee ka ndi nmadu na join odi less risky ndi kno ani na fence , kita nwe reason not to ha ama kwuchapu ha ama di ridiculed mana ha ga abu ofu na ime igwe ma ha gasia ike ( imu amu )
(trg)="30"> 今や勢いが付いています
(trg)="31"> 臨界点に達し 1つの運動になったのです
(trg)="32"> 多くの人が加わるほど

(src)="10"> So , over the next minute
(trg)="40"> みんな集団に入ろうとします

(src)="11"> Iga afu ndi ga a prefer ikwu with igwe maka eventually ha ga adi ridiculed maka na ha a joinuro and otu anwo ka ige esi abido ihe mana kanyi che maka ihe anyi mu ta ife izizi , obu na gi di ka onye anwu na ehiro efe na agba eqwu na onwe ya rota na odi nmkpa nurturing ndi izizi na eso gi ka unu abu ogbo so , obu maka ibodo ihe and not gi
(trg)="41"> 加わらない方がかえって
(trg)="42"> バカにされるからです
(trg)="43"> これが運動の起こし方です

(src)="12"> Okay , mana anyi we ike ilofu ihe anyi na amu eba nukwu te ihe akuzi , if you noticed obu na ige nti -- bu na idu di over- glorified na , yes , obu onye na ehiro efe bu uzo nya na ewuru afa nine mana obu onye izizi na iso uzo ga atuhari ofu onye ka oburu onye ndu so , ka ha gwaru anyi na anyi nine ga abu ndi ndu ihe anwu enwero isi obu na odi gi ka ifu ibido ihe inwe ume weh soru yana igosi ndi nmadu uzo and oge ifu onye noru onwe ya na eme ihe di egwu nweru obi ibu onye izizi ikwuru oto na ibanye owero ebe ka nma ime ya na aburo , TED . daru ( iku aka )
(trg)="51"> お気づきになったでしょうか?
(trg)="52"> 最大の教訓は リーダーシップが
(trg)="53"> 過大評価されているということです