# ca/BhT0XnBD94o6.xml.gz
# ibo/BhT0XnBD94o6.xml.gz


(src)="1"> Senyores i senyors al TED parlem molt sobre lideratge i com crear un moviment .
(trg)="1"> Ndi ohaneze , na TED anyi na ekwu maka ichi na otu ibido ihe

(src)="2"> Vegem com es produeix un moviment , de l' inici a la fi , en menys de tres minuts i extraguem- ne les lliçons .
(trg)="2"> Ka anyi lee anya otu ihe na aga , site na mbido ruo na ngwucha , na ikeji ato ma mutakwa ihe ona akuzi

(src)="3"> Primer , per suposat ja ho sabeu , el líder ha de tenir el valor de destacar i ser ridiculitzat .
(src)="4"> Però el què està fent és tan fàcil de seguir !
(trg)="3"> Nke mbu , okwa unu ma na onye na edu kwesiri igbasike ime ihe ndi ozo ga eji chia ya ochi . mana ihe o na eme di mfe iso

(src)="5"> I aquí apareix el seu primer seguidor amb un paper crucial .
(src)="6"> Ell ensenyarà a tots com seguir- lo .
(trg)="4"> Ebe a onye mbu na eso ya nwere oru di ezigbo mkpa oga egosi nmadu nile otu ha ga esi eso

(src)="7"> Ara , adoneu- vos que el líder l' accepta com a un igual .
(trg)="5"> Ugbu a , lee ka onye na edu ga esi gbako ya ka ha bu nwanna

(src)="8"> I ara ja no es tracta del líder , es tracta d' ells , en plural .
(trg)="6"> Ugbu a , obughikwa maka onye na edu obu maka ha abuo ,

(src)="9"> Ara , aquí el teniu cridant als seus amics .
(trg)="7"> Ugbu a , o na akpo ndi enyi ya .

(src)="10"> Ara , si us n' adoneu , aquest primer seguidor és , de fet , una forma menystinguda de lideratge en sí mateixa .
(src)="11"> Cal tenir valor per aixecar- se i destacar així .
(src)="12"> Aquest primer seguidor és el que transforma un boig solitari en un líder .
(trg)="8"> Ugbu a , unu ga ahu na onye na eso na mbu buzi ezigbo onye isi na onwe ya ona bu inwe obi ikwu cha puta otu anwu onye izizi na eso bu onye gbanwe onye noru onwe ya to onye ndu ( imu amu ) ( iku aka ) onye nke ibou na eso abia kita oburuzi ofu onye or nmadu abou , nmadu ato bu igwe , igwe bu news so iga na iru ga bu na iro odi nkpa , not just igosi onye na edu , mana igosi ndi na eso maka na ndi ofu na eso na eso ndi na eso , not onye na edu kita , odi nmadu nabu na abia and ozugbo nmadu ito more kita anyi weh momentum .

(src)="18"> Ara , aquí tenim dues persones més , i immediatament després , tres persones més .
(src)="19"> Ara tenim força .
(src)="20"> Aquest és el moment culminant .
(trg)="9"> Oge anu wa ka anyi akwuru kita ka anyi ga agawu ibido so , nee ka ndi nmadu na join odi less risky ndi kno ani na fence , kita nwe reason not to ha ama kwuchapu ha ama di ridiculed mana ha ga abu ofu na ime igwe ma ha gasia ike ( imu amu )

(src)="28"> Així , al llarg del proper minut , veureu que tots aquells qui prefereixen pertànyer a la colla perquè finalment serien ridiculitzats per no afegir- s' hi , i així és com crees un moviment .
(trg)="10"> So , over the next minute

(src)="29"> Però extraguem- ne algunes lliçons , d' això ,
(src)="30"> Primer , si ets del tipus de persona com el noi que balla sense samarreta tot sol , recorda la importància de tractar als teus primers seguidors com a iguals perquè es tracti clarament del moviment , no de tu .
(trg)="11"> Iga afu ndi ga a prefer ikwu with igwe maka eventually ha ga adi ridiculed maka na ha a joinuro and otu anwo ka ige esi abido ihe mana kanyi che maka ihe anyi mu ta ife izizi , obu na gi di ka onye anwu na ehiro efe na agba eqwu na onwe ya rota na odi nmkpa nurturing ndi izizi na eso gi ka unu abu ogbo so , obu maka ibodo ihe and not gi

(src)="31"> D' acord , però se 'ns deu haver escapat l' autèntica lliçó aquí .
(src)="32"> La gran lliçó , si us n' heu adonat ,
(src)="33"> l' heu captada ?
(trg)="12"> Okay , mana anyi we ike ilofu ihe anyi na amu eba nukwu te ihe akuzi , if you noticed obu na ige nti -- bu na idu di over- glorified na , yes , obu onye na ehiro efe bu uzo nya na ewuru afa nine mana obu onye izizi na iso uzo ga atuhari ofu onye ka oburu onye ndu so , ka ha gwaru anyi na anyi nine ga abu ndi ndu ihe anwu enwero isi obu na odi gi ka ifu ibido ihe inwe ume weh soru yana igosi ndi nmadu uzo and oge ifu onye noru onwe ya na eme ihe di egwu nweru obi ibu onye izizi ikwuru oto na ibanye owero ebe ka nma ime ya na aburo , TED . daru ( iku aka )