# ig/2018/4154756/1956401814.xml.gz
# no/2018/4154756/1956015429.xml.gz
(src)="1"> Nke a bu ohere-ugbọ mmiri...
(src)="2"> ..ndi gbara ọsọ ndu Asgard Onye ọchichi.
(trg)="1"> Dette er det åsgardske flyktningskipet Statesman.
(src)="3"> A na-awakpọ anyị.
(src)="4"> A na m ekwughachi, A na-awakpọ anyi.
(trg)="2"> Vi blir angrepet.
(src)="5"> Igwe ọru anyi anwuọla, ndu nkwado...
(src)="6"> ..na-ha ada.
(trg)="3"> Maskinene er døde, livssystemene svikter.
(src)="7"> Anyi na-ario enyemaka na ohere-ugbọ...
(src)="8"> ...mmiri nọ nso.
(trg)="4"> Ber om hjelp fra ethvert fartøy innen rekkevidde.
(src)="9"> Anyi nọ 22 n'igbabiga oge uzọ abuọ puọ na Asgard.
(trg)="5"> Vi er 22 hoppunkter fra Åsgard.
(src)="10"> Ndi ọru ibe anyi bu ezinulọ bi na Asgard.
(trg)="6"> Mannskapet består av Åsgard-familier.
(src)="11"> Ndi Agha anyi nọ ole na ole.
(trg)="7"> Vi har svært få soldater.
(src)="12"> Nke a abughi nka agha.
(src)="13"> A na m ekwughachi, Nke a abughi nka agha.
(trg)="8"> Dette er ikke noe krigsskip.
(src)="14"> Gee mụ ntị ma ṅụrịakwa Ọṅụ.
(trg)="9"> Hør meg og juble.
(src)="15"> Ụnụ enwela ùgwù ibu ndi nna-ukwu anyi zọputara.
(trg)="10"> Dere har blitt reddet av Den store titaneren.
(src)="16"> Inwere ike iche na nka bu ata'm ahuhu.
(trg)="11"> Dere tror kanskje dette er lidelse.
(src)="17"> Ọbughi ya.
(trg)="12"> Nei.
(src)="18"> Ọbu nzọputa.
(trg)="13"> Det er redning.
(src)="19"> Eluigwe na ala adila n'otu maka àjà ụdụ ụnụ.
(trg)="14"> Universet blir mer balansert fordi dere ofres.
(src)="20"> Nwe obi utọ.
(trg)="15"> Smil.
(src)="21"> Ọnwu agaghi egbochi unu, maka unu aghọla umu Thanos.
(trg)="16"> For selv i døden har dere blitt Thanos' barn.
(src)="22"> A ma m otu ọ di ibu onye emeriri emeri.
(trg)="17"> Jeg vet hvordan det er å tape.
(src)="23"> Mgbe ichere na imere nke oma... ma mecha daa.
(src)="24"> N'agbanyeghi.
(trg)="18"> Å føle så sterkt at du har rett men likevel mislykkes.
(src)="25"> Ọ na atu egwu.
(trg)="19"> Det er skremmende.
(src)="26"> N'agukwa ike.
(trg)="20"> Beina blir som gelé.
(src)="27"> M na-ju gi, olee mgbe iga akwusi?
(trg)="21"> Men hva er vitsen?
(src)="28"> Olee mgbe iga emegide ya ruo...
(src)="29"> A dighi agbara akaraka mmadu ọsọ
(trg)="22"> Frykt den, flykt fra den skjebnen kommer likevel.
(src)="30"> Ma ugbu a, ọ di ebe a .
(trg)="23"> Og nå er den her.
(src)="31"> Ma ọ bu m ga ekwu...
(src)="32"> A bụm ya .
(trg)="24"> Eller rettere sagt jeg er det.
(src)="33"> Ì na ekwu ọtutu uka.
(trg)="25"> Du snakker for mye.
(src)="34"> Nyem Tesseract ahu.
(trg)="26"> Tesseracten.
(src)="35"> Ma ọ bu isi nwanne gi.
(trg)="27"> Eller din brors hode.
(src)="36"> Ìnwere mmasi ichebara ya echiche .
(trg)="28"> Du foretrekker sikkert noe.
(src)="37"> Ọọya, enwere m.
(trg)="29"> Ja.
(src)="38"> Gbuo ọsọsọ.
(trg)="30"> Bare drep.
(src)="39"> Nkwa kwusi!
(trg)="31"> Stans!
(src)="40"> Anyi enweghi Tesseract ahu.
(trg)="32"> Vi har ikke Tesseracten.
(src)="41"> Ebibiri ya na Asgard.
(trg)="33"> Den ble ødelagt på Åsgard.
(src)="42"> E chekwam na ịga Aghọta nwanne.
(trg)="34"> Du er verdens verste bror.
(src)="43"> Obi sie gi ike, nwanne...
(src)="44"> Anyi ga emecha buru ndi ama-ama.
(trg)="35"> Jeg forsikrer deg, bror sola vil skinne på oss igjen.
(src)="45"> Onye Asgard, nchekube unu ezighi ezi.
(trg)="36"> Feilaktig optimisme, åsgarder.
(src)="46"> Ìgwa gi eziokwu, a bughi m onye Asgard.
(trg)="37"> For det første er jeg ikke åsgarder.
(src)="47"> Nke ọzọ bu...
(src)="48"> Anyi nwere Ėgbe Ike.
(trg)="38"> Og for det andre har vi en Hulk.
(src)="49"> Hapu ya ka ogosi ike ya.
(trg)="39"> La ham ha det moro.
(src)="50"> Nna nile...
(src)="51"> Nyem ike Iji nyere onye a aka... ugbu a.
(trg)="40"> Allfedre la den mørke magien strømme gjennom meg én siste gang.
(src)="52"> Ihiere uzọ.
(trg)="41"> Det var en feil.
(src)="53"> Emela!
(trg)="42"> Nei!
(src)="54"> Iga anwu n' ihe a imere
(trg)="43"> Du vil dø for det.
(src)="55"> Eji m idi umeala n'obi m... na-akporo ebube gi isiala.
(trg)="44"> Jeg bukker ydmykt for din storhet.
(src)="56"> Ọdighi onye ọbula nwere ike... ọdighi, n'ejide onwe-dike... ga-eji ọbughi nani otu nkume, ma abuọ.
(trg)="45"> Ingen annen skapning har hatt makten eller edelheten ved å ha ikke én, men to uendelighetssteiner.
(src)="57"> Eluigwe na uwa dum nọ n'aka gi.
(trg)="46"> Du kan få makt over hele universet.
(src)="58"> Nkume abuọ nọ n'ime uwa.
(trg)="47"> Det er to steiner til på jorda.
(src)="59"> Umu m, ga chọọ ha, weterem ha na Titan.
(trg)="48"> Finn dem, barn, og før dem til meg på Titan.
(src)="60"> Nna, anyi agaghi ada gi.
(trg)="49"> Far, vi skal ikke svikte deg.
(src)="61"> Ikwe ka M tinye.
(trg)="50"> Jeg tillater meg å utbryte noe.
(src)="62"> Ọburu na ina ga n'uwa, m nwere ike iduzie gi.
(trg)="51"> Skal dere til jorda, trenger dere en guide.
(src)="63"> E nwere m ahumihe n'ebe ahu.
(trg)="52"> Jeg har litt erfaring.
(src)="64"> Ọburu na ichere na ọdida bu ahumihe.
(trg)="53"> Hvis du anser mislykkethet som erfaring.
(src)="65"> M chere na ahumihe bu ahumihe.
(trg)="54"> Jeg anser erfaring som erfaring.
(src)="66"> Ọkaaka Thanos...
(src)="67"> Mu owem bu Loki, ọkpara eze Asgard...
(src)="68"> Nwa odin... eze ziri ezi nke Jotunheim... chi nke aghugho... na-ekwe gi nkwa... inọyere gi .
(trg)="55"> Allmektige Thanos jeg, Loke, prins av Åsgard Odinson den rettmessige kongen av Jotunheim guden for ugagn sverger til deg udødelig troskap.
(src)="69"> Inọyere m?
(trg)="56"> Udødelig?
(src)="70"> Ikweresiri ikpachara anya tubu gi ekwuo.
(trg)="57"> Velg ord med større omhu.
(src)="71"> Gi... agaghi abuli... chi ofufe.
(trg)="58"> Du blir aldri noen gud.
(src)="72"> Emela!
(trg)="59"> Nei!
(src)="73"> Agaghi enwe mbilite n'onwu na-nka.
(trg)="60"> Ingen må våkne til liv igjen denne gangen.
(src)="74"> Teta.
(trg)="61"> Nei.
(src)="75"> Loki.
(trg)="62"> Loke.
(src)="76"> N'eziokwu, òbuna ọdighi ego iji?
(trg)="63"> Alvorlig talt, har du ikke penger?
(src)="77"> Ihunanya nke ihe uwa bu ndohapu nke ihe ime mmuọ.
(trg)="64"> Det materielle avleder en fra det åndelige.
(src)="78"> M ga agwa ndi na-ere nri.
(trg)="65"> Jeg skal si fra i butikken.
(src)="79"> Enwere ike nye gi ọkpukpu anu, ma ọ bu nye gi achicha.
(trg)="66"> Kanskje får du et metafysisk smørbrød.
(src)="80"> Chere, chere, chere.
(src)="81"> A hula m 200
(trg)="67"> Vent, jeg har visst 200.
(src)="82"> Dọla?
(trg)="68"> Dollar?
(src)="83"> - Rupis.
(trg)="69"> - Rupi.
(src)="84"> - Nke bu?
(trg)="70"> - Som er?
(src)="85"> Otu na ọkara.
(trg)="71"> Halvannet spenn.
(src)="86"> Kedu ihe ina achọ?
(trg)="72"> Hva vil du ha?
(src)="87"> M gaghi àsị ama m.
(trg)="73"> Gjerne et tunfisksmørbrød.
(src)="88"> Thanos na-bia
(trg)="74"> Thanos kommer.
(src)="89"> Ọ na-bia.
(trg)="75"> Han kommer.
(src)="90"> Onye?
(trg)="76"> Hvem?
(src)="91"> Jiri nwayọọ, jiri nwayọọ
(trg)="77"> Rolig.
(src)="92"> - M ga agwa gi.
(trg)="78"> - Jeg skal forklare.
(src)="93"> Ụwa, m gaghi.
(trg)="79"> - Du babler.
(src)="94"> - Okwu gi enweghi ntuziaka.
(trg)="80"> - Nei.
(trg)="81"> - Jeg henger ikke med.
(src)="96"> Lee, ịma ịna rọ nrọ, N'baakwa mmamiri
(trg)="82"> Man kan ha en drøm der man må tisse.
(src)="97"> - Ee.
(trg)="83"> - Ja.
(src)="98"> - Ọọya.
(trg)="84"> - Ok.
(src)="99"> Ya dika mgbe ịna eche "Chi m o".
(trg)="85"> Du tenker:
(trg)="86"> "Det er ikke noe toalett.
(src)="100"> Ụlọ ịwu anoghi.
(src)="101"> Gini ka M ga-eme?
(trg)="87"> Hva gjør jeg?"
(src)="102"> - "Mmadu O na-elekiri m."
(trg)="88"> - "Noen ser på."
(src)="103"> - N'ezie.
(trg)="89"> - Nettopp.
(src)="104"> - "M ga agba Ọtọ."
(trg)="90"> - "Jeg vil tisse på meg."
(src)="105"> - Mgbe ahu gi emecha teta
(src)="106"> Hu na imela nke ọzọ.
(trg)="91"> - Så våkner du og i virkeligheten må du tisse.
(src)="107"> - Eziokwu.
(trg)="92"> - Ja.
(src)="108"> - Ee.
(trg)="93"> - Ja.
(src)="109"> - Ọọya.
(trg)="94"> - Ok.
(src)="110"> - Onye Ọbula nwe nke ahu.
(trg)="95"> - Alle har det.
(src)="111"> N'ezie, Ọbu ihe m chọrọ ka ịghota.
(trg)="96"> Det er poenget.
(src)="112"> Maka nke ahu, M'rọrọ nrọ n'abali gara aga anyi muru nwa.
(trg)="97"> I natt drømte jeg at vi fikk et barn.
(src)="113"> Ọ dicha ka ihe mere eme.
(trg)="98"> Det føltes så virkelig.
(src)="114"> Anyi kporo ya aha nwanne nna gi.
(src)="115"> Gini bu aha ya ahu?
(trg)="99"> Vi kalte ham opp etter den eksentriske onkelen din.
(src)="116"> - N'ezie.
(trg)="100"> - Nettopp.
(src)="117"> - Morgan!
(src)="118"> Morgan.
(trg)="101"> - Morgan!