Nke a bu ohere-ugbọ mmiri... ..ndi gbara ọsọ ndu Asgard Onye ọchichi.
여긴 아스가르드 피난선
A na-awakpọ anyị. A na m ekwughachi, A na-awakpọ anyi.
적의 공격을 받고 있다
Igwe ọru anyi anwuọla, ndu nkwado... ..na-ha ada.
엔진 고장, 생명유지장치 불능
Anyi na-ario enyemaka na ohere-ugbọ... ...mmiri nọ nso.
구조를 요청한다
Anyi nọ 22 n'igbabiga oge uzọ abuọ puọ na Asgard.
아스가르드에서 22 점프 포인트 지점
Ndi ọru ibe anyi bu ezinulọ bi na Asgard. Ndi Agha anyi nọ ole na ole.
탑승자 대부분이 군인이 아닌 민간인으로
Nke a abughi nka agha. A na m ekwughachi, Nke a abughi nka agha.
우리 우주선은 전함이 아니다
Ụnụ enwela ùgwù ibu ndi nna-ukwu anyi zọputara.
위대한 타이탄께서 너희를 구하셨다
Inwere ike iche na nka bu ata'm ahuhu.
고통이라 생각하나?
Ọbughi ya.
아니
Ọbu nzọputa.
너흰 구원받았다
Eluigwe na ala adila n'otu maka àjà ụdụ ụnụ.
너희의 희생으로 우주가 균형을 이룰 것이니
Nwe obi utọ.
웃어라
Ọnwu agaghi egbochi unu, maka unu aghọla umu Thanos.
너희는 죽음으로 타노스의 자녀가 됐다
A ma m otu ọ di ibu onye emeriri emeri.
지는 기분이 어떤지 안다
Mgbe ichere na imere nke oma... ma mecha daa.
네가 옳다고 여김에도 실패하는 그 좌절감
Ọ na atu egwu.
무섭겠지
N'agukwa ike.
다리는 후들거리고
M na-ju gi, olee mgbe iga akwusi?
하지만 다 부질없다
Olee mgbe iga emegide ya ruo...
두려워하고 도망쳐도
A dighi agbara akaraka mmadu ọsọ
피할 수는 없으니
Ma ugbu a, ọ di ebe a .
운명이 너희를 찾아왔다
Ma ọ bu m ga ekwu...
아니
A bụm ya .
내가 왔지
Ì na ekwu ọtutu uka.
말이 너무 많네
Nyem Tesseract ahu.
테서랙트 내놓아라
Ma ọ bu isi nwanne gi.
아님 네 형은 죽는다
Ìnwere mmasi ichebara ya echiche .
뭘 원하는지 알겠군
Ọọya, enwere m.
응, 바로 그거야
Gbuo ọsọsọ.
그냥 죽여
Nkwa kwusi!
그만해!
Anyi enweghi Tesseract ahu.
테서랙트는 없어
Ebibiri ya na Asgard.
아스가르드에서 파괴됐다
E chekwam na ịga Aghọta nwanne.
넌 최악의 동생이야
Obi sie gi ike, nwanne...
날 믿어, 형
Anyi ga emecha buru ndi ama-ama.
태양이 다시 우릴 비출 거야
Onye Asgard, nchekube unu ezighi ezi.
헛된 희망을 가졌군, 아스가르드인
Ìgwa gi eziokwu, a bughi m onye Asgard.
첫째, 난 아스가르드인이 아냐
Nke ọzọ bu...
둘째
Anyi nwere Ėgbe Ike.
우리에겐 헐크가 있지
Hapu ya ka ogosi ike ya.
즐기시게 놔둬
Nna nile...
선조들이시여
Nyem ike Iji nyere onye a aka... ugbu a.
마지막으로 제게 어둠의 힘을 주십시오
Ihiere uzọ.
그러지 말았어야지
Iga anwu n' ihe a imere
죽음으로 되갚아주마
Eji m idi umeala n'obi m... na-akporo ebube gi isiala.
이 미천한 몸이 고개를 조아립니다
Ọdighi onye ọbula nwere ike... ọdighi, n'ejide onwe-dike... ga-eji ọbughi nani otu nkume, ma abuọ.
인피니티 스톤 두 개를 다룰 만큼 강력하고 고귀한 존재는 지금껏 없었지요
Eluigwe na uwa dum nọ n'aka gi.
전 우주를 통치하시게 될 겁니다
Nkume abuọ nọ n'ime uwa.
지구에 스톤 두 개가 있다
Umu m, ga chọọ ha, weterem ha na Titan.
찾아서 타이탄으로 가져와