Hier ist das asgardianische Flüchtlingsschiff Statesman.
Nke a bu ohere-ugbọ mmiri... ..ndi gbara ọsọ ndu Asgard Onye ọchichi.


Wir werden angegriffen.
A na-awakpọ anyị.

Ich wiederhole: Wir werden angegriffen.
A na m ekwughachi, A na-awakpọ anyi.

Triebwerke sind tot. Lebenserhaltungssystem versagt.
Igwe ọru anyi anwuọla, ndu nkwado...

Erbitten Hilfe von Raumschiffen im Umfeld.
Anyi na-ario enyemaka na ohere-ugbọ... ...mmiri nọ nso.

Wir befinden uns 22 Sprungpunkte außerhalb Asgards.
Anyi nọ 22 n'igbabiga oge uzọ abuọ puọ na Asgard.

An Bord befinden sich asgardianische Familien und kaum Soldaten.
Ndi ọru ibe anyi bu ezinulọ bi na Asgard. Ndi Agha anyi nọ ole na ole.

Das ist kein Kriegsschiff.
Nke a abughi nka agha.

Ich wiederhole: Es ist kein Kriegsschiff.
A na m ekwughachi, Nke a abughi nka agha.

Höret mich und frohlocket.
Gee mụ ntị ma ṅụrịakwa Ọṅụ.

Euch wurde die Ehre zuteil, vom Großen Titanen errettet zu werden.
Ụnụ enwela ùgwù ibu ndi nna-ukwu anyi zọputara.

Ihr mögt dies als leidvoll empfinden.
Inwere ike iche na nka bu ata'm ahuhu.

Nein.
Ọbughi ya.

Es ist die Erlösung.
Ọbu nzọputa.

Die Waagschalen des Universums pendeln sich ein dank eures Opfers.
Eluigwe na ala adila n'otu maka àjà ụdụ ụnụ.

Lächelt.
Nwe obi utọ.

Denn noch im Tod wurdet ihr zu Kindern von Thanos.
Ọnwu agaghi egbochi unu, maka unu aghọla umu Thanos.

Ich weiß, wie es ist zu verlieren.
A ma m otu ọ di ibu onye emeriri emeri.

Verzweifelt zu spüren, dass man im Recht ist, und dennoch zu scheitern.
Mgbe ichere na imere nke oma... ma mecha daa. N'agbanyeghi.

Es macht Angst.
Ọ na atu egwu.

Die Knie werden weich.
N'agukwa ike.

Doch ich frage euch: Wozu?
M na-ju gi, olee mgbe iga akwusi?

Fürchtet es, flieht davor, das Schicksal holt euch ein.
Olee mgbe iga emegide ya ruo... A dighi agbara akaraka mmadu ọsọ

Es ist hier.
Ma ugbu a, ọ di ebe a .

Oder sollte ich sagen:
Ma ọ bu m ga ekwu...

Ich bin hier.
A bụm ya .

Du redest zu viel.
Ì na ekwu ọtutu uka.

Der Tesserakt?
Nyem Tesseract ahu.

Oder der Kopf deines Bruders?
Ma ọ bu isi nwanne gi.

Ich nehme an, du hast eine Vorliebe.
Ìnwere mmasi ichebara ya echiche .

Allerdings.
Ọọya, enwere m.

Töte ihn.
Gbuo ọsọsọ.

Schon gut, halt.
Nkwa kwusi!

Wir haben den Tesserakt nicht.
Anyi enweghi Tesseract ahu.

Er wurde mit Asgard zerstört.
Ebibiri ya na Asgard.

Du bist wahrlich ein furchtbarer Bruder.
E chekwam na ịga Aghọta nwanne.

Ich versichere dir, Bruder, die Sonne wird wieder für uns scheinen.
Obi sie gi ike, nwanne... Anyi ga emecha buru ndi ama-ama.

Dein Optimismus ist fehl am Platz, Asgardianer.
Onye Asgard, nchekube unu ezighi ezi.

Zum einen: Ich bin kein Asgardianer.
Ìgwa gi eziokwu, a bughi m onye Asgard.

Zum anderen:
Nke ọzọ bu...

Wir haben Hulk.
Anyi nwere Ėgbe Ike.

Lass ihm seinen Spaß.
Hapu ya ka ogosi ike ya.

Allväter, lasst die Schwarze Energie durch mich strömen, ein letztes
Nna nile... Nyem ike Iji nyere onye a aka... ugbu a.

Das war ein Fehler.
Ihiere uzọ.

Dafür wirst du sterben.
Iga anwu n' ihe a imere

Meine Wenigkeit verneigt sich vor Eurer Größe.
Eji m idi umeala n'obi m... na-akporo ebube gi isiala.

Niemand zuvor war mächtig genug, edel genug, nicht nur einen, sondern zwei Infinity Steine zu tragen.
Ọdighi onye ọbula nwere ike... ọdighi, n'ejide onwe-dike... ga-eji ọbughi nani otu nkume, ma abuọ.

Das Universum liegt in Eurer Hand.
Eluigwe na uwa dum nọ n'aka gi.

Es gibt zwei weitere Steine auf der Erde.
Nkume abuọ nọ n'ime uwa.

Findet sie, meine Kinder, bringt sie mir auf den Titan.
Umu m, ga chọọ ha, weterem ha na Titan.