Тук е бежански кораб от Асгард.
Nke a bu ohere-ugbọ mmiri... ..ndi gbara ọsọ ndu Asgard Onye ọchichi.
Нападнаха ни.
A na-awakpọ anyị.
Повтарям, нападнаха ни.
A na m ekwughachi, A na-awakpọ anyi.
Двигателите не работят, системите ни са извън строя...
Igwe ọru anyi anwuọla, ndu nkwado... ..na-ha ada.
Молим за помощ от всеки кораб в обхвата ни.
Anyi na-ariọ enyemaka na ohere-ugbọ... ...mmiri nọ nso. Anyi nọ 22 n'igbabiga oge uzọ abuọ puọ na Asgard.
На кораба има предимно асгардски семейства, и много малко войници.
Ndi ọru ibe anyi bu ezinulọ bi na Asgard. Ndi Agha anyi nọ ole na ole. Nke a abughi nka agha.
Това не е военен кораб. Повтарям, не е военен кораб.
A na m ekwughachi, Nke a abughi nka agha.
Чуйте ме... и се радвайте!
Gee mụ ntị ma ṅụrịakwa Ọṅụ.
Имахте привилегията да бъдете спасени от Великия Титан.
Ụnụ enwela ùgwù ibu ndi nna-ukwu anyi zọputara.
Може да мислите, че това е страдание.
Inwere ike iche na nka bu ata'm ahuhu.
Не, това е спасение.
Ọbughi ya. Ọbu nzọputa.
Везните на Вселената се балансират заради вашата саможертва.
Eluigwe na ala adila n'otu maka àjà ụdụ ụnụ.
Усмихнете се, че дори и в смъртта си, вие станахте деца на Танос.
Nwe obi utọ. Ọnwu agaghi egbochi unu, maka unu aghọla umu Thanos.
Знам какво е да губиш.
A ma m otu ọ di ibu onye emeriri emeri.
Така отчаяно да знаеш, че си прав и все пак да се провалиш.
Mgbe ichere na imere nke ọma... ma mecha daa. N'agbanyeghi.
И когато го осъзнаеш, краката ти омекват.
Ọ na atu egwu. N'agukwa ike.
И питам, защо?
M na-ju gi, olee mgbe iga akwusi?
Бягаш ужасен от нея... но съдбата винаги те застига.
Iga agbara ya ọsọ, tuọla ya egwu... A dighi agbara akaraka mmadu ọsọ
И сега тя е тук.
Ma ugbu a, ọ di ebe a.
Или по-точно...
Ma ọ bu m ga ekwu...
Аз съм тук.
A bụm ya.
Много говориш.
Ì na ekwu ọtutu uka.
Тесаракта.
Nyem Tesseract ahu.
Или главата на брат ти.
Ma ọ bu isi nwanne gi.
Предполагам, имаш предпочитание?
Ìnwere mmasi ichebara ya echiche.
О, да.
Ọọya, enwere m.
Да го убиеш.
Gbuo ọsọsọ.
Добре, спри!
Nkwa kwusi!
Тесаракта не е в нас.
Anyi enweghi Tesseract ahu.
Беше унищожен в Асгард.
Ebibiri ya na Asgard.
Ти наистина си най-лошият брат.
E chekwam na ịga aghọta nwanne.
Уверявам те, братко.
Obi sie gi ike, nwanne...
Слънцето отново ще свети за нас.
Anyi ga emecha buru ndi ama-ama.
Оптимизмът ти не е на място, асгардиецо.
Onye Asgard, nchekube unu ezighi ezi.
Първо, не съм асгардиец.
Ìgwa gi eziokwu, a bughi m onye Asgard. Nke ọzọ bu...
И второ... имаме си Хълк.
Anyi nwere Ėgbe Ike.
Остави го да се позабавлява.
Hapu ya ka ogosi ike ya.
Предци мои...
Nna nile...
Нека черната магия потече за последен път.
Nyem ike Iji nyere onye a aka... ugbu a.
Това беше грешка.
Ihiere uzọ.
Ще умреш заради това!
Iga anwu n' ihe a imere
Моята смирена личност... коленичи пред твоето величие.
Eji m idi umeala n'obi m... na-akpọrọ ebube gi isiala.
Никое друго същество не е имало мощта, нито благородството, да владее не един, а два Камъка на Вечността.
Ọdighi onye ọbula nwere ike... ọdighi, n'ejide onwe-dike... ga-eji ọbughi nani otu nkume, ma abuọ.
Вселената е в твоите ръце.
Eluigwe na uwa dum nọ n'aka gi.
Има още два Камъка на Земята.
Nkume abuọ nọ n'ime uwa.
Намерете ги, деца мои и ми ги донесете на Титан.
Umu m, ga chọọ ha, weterem ha na Titan.
Татко, няма да те провалим.
Nna, anyi agaghi ada gi. Ikwe ka M tinye.
- Ако мога да се намеся... Ако ще ходите на Земята, може би ви трябва водач.
Ọburu na ina ga n'uwa, m nwere ike iduzie gi.
Аз имам малко опит с това място.
E nwere m ahumihe n'ebe ahu.
Ако наричаш провала опит...
Ọburu na ichere na ọdida bu ahumihe.