Anyị hapụrụ ihe niile , anyị anọwokwa na- eso gị .
Ɔkae se, "Yagyaw biribiara abedi wʼakyi."
Ma ugbu a, Jehova agbahapụwo anyị wee nyefee anyị n'aka Midian. "
Nanso, seesei deɛ, Awurade agyaa yɛn de yɛn ahyɛ Midianfoɔ nsam."
Mkpughe nke a, nke a matara dịka Okwu nke Amamihe, bụ nsonazụ ya.
Saa adiyisɛm, a wɔnim no sɛ Nyansasɛm no, yɛ ne nsunsuansoɔ.
18 O wee sị ha, "Ahụrụ m Setan ka ọ dara ka àmụ̀mà nke si n'eluigwe daa.
18 Na ɔka kyerɛɛ wɔn se, "Mihui sɛ ɔbonsam retew afi soro sɛ anyinam abɛhwe fam.
N'ime ụmụ abụọ ndị a, olee nke mere ihe nna ya chọrọ?"
Wɔn mmienu no mu hwan na ɔyɛɛ deɛ ne papa pɛ?"
Jizọs kwuru, sị: "Onye ọ bụla nke nwere ka a ga-enyekwu; ma onye nke na-enweghị, a ga-anapụ ya ọbụna ihe o nwere.
Yesu kaa sɛ: "Obiara a ɔwɔ bie no, wɔbɛma no bi aka ho; na deɛ ɔnni bie no, deɛ ɔwɔ mpo wɔbɛgye afiri ne nsam."
ọnwa agaghịkwa enye ìhè ya.
na ɔsrane renhyerɛn;
Otú ọ dị , ọtụtụ n' ime ndị gere ntị n' okwu ahụ kweere , ọnụ ọgụgụ ndị ahụ wee dị ihe dị ka puku mmadụ ise .
Nanso nnipa a wɔtee asɛm no mu dodow no ara bɛyɛ sɛ mpemnum gyee asɛm no dii.
Ọ bụkwa olee ndị ka Chineke wesoro iwe iri afọ anọ?
Ɛhefo na Onyankopɔn bo fuw wɔn mferehyia aduanan no?
Ọ̀ bụ na anyị amakwaghị ụmụnne ya ndị nwanyị, ndị anyị na ha bi nꞌebe a?
Na ne nua mmaa nso, ɛnyɛ yɛne wɔn ara na ɛwɔ ha?
Eji m mmiri mee unu baptizim , ma ọ ga- eji mmụọ nsọ mee unu baptizim .
8Me deɛ, mede nsuo na ɛbɔ mo asu, na ɔno deɛ, ɔde Honhom Kronkron na ɛbɛbɔ mo asu!"
Jehova bụ́ Chineke gị ga-esi n'etiti ụmụnne gị họpụtara gị onye amụma nke dị ka mụ onwe m - ya ka unu ga-ege ntị. - Diut.
'Yehowa wo Nyankopɔn beyi odiyifo te sɛ me afi wo nuanom mu ama wo; ɔno na muntie no.' - Deut.
ka ha wee tụọ egwu gị site n' ije ije n' ụzọ gị n' ụbọchị niile ha dị ndụ n' elu ala nke i nyere nna nna anyị hà .
40Na wobesuro wo, na wɔanantew wʼakwan so, mmere dodow a wɔte asase a wode maa yɛn agyanom no so.
I ji amamihe mee ha niile; ụwa jupụtara n'ihe ndị ị kere eke.
Nyansa mu na woyɛɛ ne nyinaa; w'abɔde ahyɛ asase so ma.
O nyere m akwụkwọ bụ́ Ezi-Okwu Ahu Nke Nedubà ná Ndu Ebigh-Ebi ma sị m, "Biko, were akwụkwọ a.
Ɔde Nokware a Ɛde Kɔ Daa Nkwa Mu nwoma no maa me, na ɔbisaa me sɛ, "W'ani gye nwoma yi ho?"
Gịnị mere i ji kwesị inwe okwukwe na ndidi, na-ekpesikwa ekpere ike?
Adɛn nti na ɛsɛ sɛ wunya gyidi ne abotare na wobɔ mpae?
Eji m mmiri mee unu baptizim , ma ọ ga- eji mmụọ nsọ mee unu baptizim .
8Me de, mede nsu na ɛbɔ mo asu, na ɔno de, ɔde Honhom Kronkron na ɛbɛbɔ mo asu!"
40 Ndi-Farisi ndi ya na ha nọ we nu ihe ndia, si ya, Àyi onwe-ayi bu kwa ndi-ìsì?
Farisifo a na wogyinagyina hɔ no bisaa no se, "Wopɛ sɛ wokyerɛ sɛ yɛyɛ anifuraefo anaa?"
Ihe ọjọọ nke ụbọchị nke ọ bụla ezuworo ya.
Da biara mu bɔne ankasa dɔɔso ma da no."
6:5 Na ọ sịrị ha, "N'ihi na Nwa nke mmadụ bụ Onyenwe, ọbụna nke Sabbath. "
Yesu kae se, "Onipa Ba no ne Homeda no wura."
"Onye ọbụla nke ga-anabata nwatakịrị dị otu a nke ọma n'aha m, anabatala m."
5Na mo mu biara a, me nti obegye abofra ketewa biara te sɛ oyi no, wagye me nso aba ne nkyɛn.
Nꞌihi na akwụkwọ nsọ kwuru sị, "Onye ọ bụla chọrọ ibi ndụ dị ụtọ, nke chọrọ ịhụ ụbọchị ọma ahụ anya, ya kwụsị ikwu okwu ọjọọ na okwu ụgha.
Efisɛ, Kyerɛwsɛm no ka se, "Obiara a ɔpɛ sɛ ɔtena ase yiye na ohu nna pa no, ɛnsɛ sɛ ɔka kasa bɔne, na ɛsɛ sɛ ogyae atorotwa.
anyị bụ ndị nke ya, anyị bụkwa igwe atụrụ ya.
yɛyɛ ne nkurɔfo ne ne didibea nguan.
E nweghị onye na-achọ Chineke.
na obiara nni hɔ a ɔhwehwɛ Onyankopɔn akyi kwan.
Na mgbe ihe ndị a, o nyere ha ndị ikpe, ọbụna ruo mgbe onye amụma Samuel.
Eyi akyi no ɔmaa atemmufo dii wɔn so kosii sɛ Odiyifo Samuel bae.
Ọ gaara akara ya onye ahụ mma ma a sị na a mụghị ya amụ."
Sɛ wɔanwo saa onipa no mpo a, anka eye!"
Mgbe ndị mmụọọma ahụ si n'ebe ahụ laa n'eluigwe, ndị ọzụzụ atụrụ ahụ wee gwarịta ibe ha, sị: "Ka anyị jeenụ Bethlehem ji anya anyị hụ ihe a merenụ, nke Onyenweanyị merela ka anyị mara."
Bere a abɔfokuw yi san kɔɔ soro no, nguanhwɛfo no keka kyerɛkyerɛɛ wɔn ho wɔn ho se, "Momma yɛnkɔ Betlehem hɔ na yɛnkɔhwɛ saa anwonwasɛm a asi wɔ hɔ a Awurade ada no adi akyerɛ yɛn yi."
Ha wee na- asị ugwu na oké nkume ndị ahụ: " Dakwasịnụ anyị ma zobe anyị ka Onye ahụ nke nọ n' ocheeze ahụ ghara ịhụ anyị , ka ọnụma nke Nwa Atụrụ ahụ gharakwa ịbịakwasị anyị ,
Na wɔka kyerɛɛ mmepɔw no ne abotan no se, "Monkata yɛn so na momfa yɛn nsie sɛnea ɛbɛyɛ a nea ɔte ahengua no so no ani nhu yɛn na yemfi Oguammaa no abufuw ano.
Ọ bụrụkwa na ọ rịọọ ya azụ, ọ ga-enye ya agwọ?
Sɛ obisa wo nam a, wobɛma no ɔwɔ?'
14 Anyone nwere onye ọ bụla n'etiti unu na -arịa ọrịa?
14 Mo mu bi yare anaa?
Ihe ọjọọ nke ụbọchị nke ọ bụla ezuworo ya .
Da biara mu bɔne ankasa dɔɔso ma da no."
Maka o nweghị ihe dị ọhụrụ n'okpuru anyanwụ.
adeɛ foforɔ biara nni owia yi ase.
10:15 Ụmụ Israel we si Jehova: "Anyị emehiewo.
15Nanso, Israelfoɔ no kɔɔ so srɛɛ Awurade sɛ, "Yɛayɛ bɔne.
Olee otú mbilite n'ọnwụ Jizọs si dị iche ná ndị e nwere tupu ya abịa n'ụwa?
Yesu wusɔre no ne nnipa a na wɔadi kan anya owusɔre no, nsonsonoe bɛn na ɛwom?
Unu ndị bụ́ di , na- ahụnụ nwunye unu n' anya , unu ewesola ha oké iwe .
Okununom, monkɔ so nnɔ mo yerenom na mommma mo bo mmfuw wɔn denneennen.
Lenu Israel dika anu-aru si di: ndi nēri àjà, hà na ebe-ichu-aja adighi-enwekọ?
Monhwɛ Helafo: Wɔn a wodi afɔrebɔde no di afɔrebɔde a wɔde abɔ Onyankopɔn afɔre no?
Maka o nweghị ihe dị ọhụrụ n'okpuru anyanwụ.
ade foforo biara nni owia yi ase.
Jesu jụrụ ha sị, "Ogbe achịcha ole ka ụnụ nwere?"
34Yesu nso bisaa wɔn sɛ, "Burodo dodoɔ bɛn na mowɔ?"
Olee mgbe anyị hụrụ gị ka ị na- arịa ọrịa ma ọ̀ bụ ka ị nọ n' ụlọ mkpọrọ , anyị wee bịakwute gị ?
Afei, da bɛn na yehuu sɛ woyare a, yɛbɛsraa wo, anaasɛ wodaa afiase a, yɛbɛhwɛɛ wo?'
Ha na-abụ abụ, kpee ekpere ma kwurịta ihe e dere n'Akwụkwọ Nsọ.
Ná wɔto nnwom, bɔ mpae, na na wɔsusu Twerɛnsɛm no ho.
Ma mgbe nke ahụ gasịrị, o nyere ha ndị ikpe ruo mgbe Samuel onye amụma.
Eyi akyi no ɔmaa atemmufo dii wɔn so kosii sɛ Odiyifo Samuel bae.
Ọ̀ bụ na otú e si kee mmadụ adịghị akụziri unu na ọ bụrụ na nwoke enwee ogologo ntutu isi , ọ bụụrụ ya ihe ihere;
Ɛnyɛ saa abɔde koro no ara na ɛka se, sɛ ɔbarima ti fuw pii a, ɛyɛ animguase ma no no?
Ì riwo mkpụrụ si n' osisi ahụ m nyere gị iwu ka ị ghara iri ?
Woadi dua a meka kyerɛɛ wo se nni so aba no bi ana?"
Ó sibeghị n' ọnụ anyị onwe anyị kwuokwa okwu ?
Na yɛn nso ɔnkasa mfa yɛn so bi ana?"
Ụfọdụ na-ekwu na Alaeze Chineke dị n'obi mmadụ ma ọ bụ na ọ bụ ụmụ mmadụ ga-eweta ya.
Nnipa binom gye di sɛ Onyankopɔn Ahenni no te gyidifo koma mu anaa ɛnam nnipa so na ɛbɛba.
na-edu anyị ka ụzọ nke ziri ezi!
Kyerɛ yɛn kwan tenenee no,
O kwuru banyere onwe ya, sị: "Otú ahụ ka a na-aghaghị iweli Nwa nke mmadụ elu, ka onye ọ bụla nke kwere na ya wee nwee ndụ ebighị ebi.
N'ankasa kaa ne ho asɛm sɛ: "Etwa sɛ wɔma onipa Ba no so na obiara a ogye no di no anya daa nkwa.
A ga-esi aghaa kwusa oziọma ahụ ma ọ bụrụ na e zipụghị ndịozi?
Na sɛ wɔansoma wɔn nso a, wɔbɛyɛ dɛn na wɔaka Asɛmpa no?
Ọ dịghị onye dị ukwuu n' ụlọ a karịa m , ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o gbochiri m inweta ma e wezụga gị , n' ihi na ị bụ nwunye ya .
Obiara nni hɔ a ɔyɛ kɛse sen me wɔ fie ha, na ɔmfa biribiara nkame me gye wo, efisɛ woyɛ ne yere.
Ndị ọzọ mee gị ihe ọjọọ, olee otú i nwere ike isi mee ka Josef?
Sɛ afoforo ne wo anni no yiye a, dɛn na wobɛyɛ de asuasua Yosef?