Onye a bu Onye mu onwem kwuru okwu bayere Ya, si, Otù Nwoke nābia n'azum Onye ghọworo Onye burum uzọ: n'ihi na Ọ buri Onye mbu n'ebe m'nọ.
Uyu ndiyo nkhayowoyanga kuti: 'Pamanyuma pane pakwiza munthu munyake uyo wakunijumpha, chifukwa wakaŵako pambere ine nindaŵeko.'"
banyekwara ezi omume , n' ihi na m na- alakwuru Nna m , unu agaghịkwa ahụ m ọzọ;
za chilungamo, chifukwa ndinka kwa Atate, ndipo simundionanso;
Ihe a si n' aka Jehova , ọ dịkwa ebube n' anya anyị ' ?
Ichi chafuma kwa Yehova, ndipo ntchakuzizwiska mu maso ghithu'?"
Ee , ana m asị unu , ọ bụ onye karịrị nnọọ onye amụma .
Enya, nkhumuphalirani, wakuluska ntchimi.+
16 N'ihi na m ga-egosi ya ọtụtụ ahụhụ ọ ga-ata ahụhụ n'ihi aha m. "
16 Pakuti nimulongorenge makora unandi wa masuzgo agho wakumanenge nagho chifukwa cha zina lane."+
Ọ́ bụghị maka Rechel ka m jeere gị ozi ?
Asi nkhamuteŵeteraninge kuti nitore Rakelo?
Ma asim unu, na okwu ọ bula madu gēkwu nke nābaghi n'ihe, ha gāza ajuju bayere ya n'ubọchi ikpé.
36 Nkhumuphalirani kuti mazgu ghose ghawakawaka agho ŵanthu ŵakuyowoya, ŵazamupatawura+ pa Zuŵa la Cheruzgo,
Ya mere, ọ bụ ihe iwu kwadoro ime ihe dị mma n'ụbọchị izu ike. "
Ipo ntchakuzomerezgeka kuchita chinthu chiwemi pa Sabata."
Nꞌihi na onye ọ bụla na-eme ihe Nna m bi nꞌeluigwe chọrọ, bụ nwanne m nwoke, na nwanne m nwanyị, na nne m."
50 Pakuti waliyose uyo wakuchita khumbo la Adada awo ŵali kuchanya, uyu ndiyo ni munung'una wane, mudumbu wane, na mama wane."+
Ana m adọ unu aka na ntị, dịka m buru ụzọ dọọ unu aka na ntị, na ndị na -eme ụdị ihe a agaghị eketa alaeze Chineke.
Pa vinthu ivi nkhumuchenjezgeranithu, nga umo nkhamuchenjezgerani kale, kuti awo ŵakuchita vinthu ivi ŵazamuhara yayi Ufumu wa Chiuta."
Gwanụ ya ka ọ bịa nyere m aka."
Muphalirani kuti wazakanovwireko."
A na- aghakwa mkpụrụ nke ezi omume n' ebe udo dị maka ndị na- eme udo .
Ndipo chipatso cha chilungamo chifesedwa mumtendere kwa iwo akuchita mtendere.
N' ihi na unu maara iwu ndị anyị nyere unu site n' aka Onyenwe anyị Jizọs .
2 Pakuti mukumanya ulongozgi* uwo tikamupani wakufuma kwa Fumu Yesu.
2:11 N'ihi na Onye Nzọpụta taa a mụrụ gị n'obodo David: ọ bụ ya bụ Kraịst Onyenwe anyị.
Muhanya uno kwamubabikirani mponoski, uyo ni Khristu Fumu, mu msumba wa Davide.
" Ya mere , ana m asị unu , Onye ọ bụla nke na- ekwupụta na mụ na ya dị n' otu n' ihu ndị mmadụ , Nwa nke mmadụ ga- ekwupụtakwa na ya na ya dị n' otu n' ihu ndị mmụọ ozi Chineke .
8 "Nkhumuphalirani kuti, waliyose uyo wakunizomera panthazi pa ŵanthu,+ Mwana wa munthu nayo wazamumuzomera panthazi pa ŵangelo ŵa Chiuta.+
Ub͕u a ararakwam unu nye n'aka Chineke na aka okwu amara-Ya, nke puru iwuli unu elu dika ulo, na inye unu ihe-nketa ahu n'etiti ndi nile edoworo nsọ.
Sono nkhumukorezgani kwa Chiuta na ku mazgu ghakhe gha uchizi, gheneagho ghakumanya kumuzengani imwe na kumupani chiharo mukati mu wose awo ŵali kutuŵiskika.
Ha zara sị ya, "Ọ bụ nke Siza."
Ŵakati: "Vya Kesare."
Ya mere , ha jụrụ ya ajụjụ , sị ya: " Gịnịzi mere i ji na- eme baptizim ma ọ bụrụ na ọ bụghị gị bụ Kraịst ma ọ bụ Ịlaịja ma ọ bụ Onye Amụma Ahụ ?
Ŵakati kwa iyo: "Chifukwa wuli pera ukubatiza, usange iwe ndiwe Khristu chara panji Eliya panji Ntchimi?"
13 M wee nụ ihe niile e kere eke nọ n'eluigwe na n'elu ụwa na n'okpuru ụwa na n'oké osimiri, na ihe niile dị n'ime ha, na -asị,Nye onye ahụ nọ ọdụ n'ocheeze ahụ na Nwa Atụrụ ahụ bụrụ ngọzi na nsọpụrụ na otuto na ike ruo mgbe niile! "
13 Ndipo chakulengeka chilichose icho chili kuchanya na pa charu chapasi+ ndiposo kusi ku charu chapasi na pa nyanja, na vinthu vyose ivyo vilimo, nkhavipulika vikuti: "Kwa Uyo wakukhala pa chitengo*+ na ku Mwana wa mberere+ kuŵenge thumbiko, ntchindi,+ uchindami, na nkhongono muyirayira swii."+
11:1 Ya mere, M na-ekwu: Ka Chineke chụpụrụ ndị ya?
11 Ntheura nkhufumba kuti, kasi Chiuta wakakana ŵanthu ŵake?+ Yayi!
19 Ma Pita na Jọn zara ha, sị: "Kpebienụ n'onwe unu ma ò ziri ezi n'anya Chineke ige unu ntị kama ige Chineke ntị.
19 Petrosi na Yohane ŵakazgora kuti: "Yeruzgani mwekha usange ntchakwenelera pamaso pa Chiuta kuti tipulikire imwe panji Chiuta.
onye ọ bụla nke na- anabata nwatakịrị dị otú a n' aha m na- anabatakwa m .
5 Ndipo waliyose uyo wakupokelera mwana muchoko nga ni uyu mu zina lane, wakupokeleraso ine.
"Gịnị mere unu ji na-akpọ m Onyenwe anyị, Onyenwe anyị, ma unu adịghị eme ihe m gwara unu?
46 "Chifukwa wuli mukunichema kuti 'Fumu, Fumu!' kweni mukuchita chara ivyo nkhuyowoya?+
Dị nnọọ ka e dere , sị: " Onye nnapụta ga- esi na Zayọn pụta wee mee ka ụmụ Jekọb kwụsị ime omume asọpụrụghị Chineke .
Nga umo kuli kulembekera kuti: "Muwomboli* wafumenge mu Ziyoni+ ndipo wazamuwuskako kwa Yakhobe milimo yambura kopa Chiuta.
8'A ga-enwe oké ala ọma jijiji.'
8 "Kuzamuŵa vindindindi vikuru."
Bịanụ ka anyị gbuo ya, ka ubi a bụrụkwa nke anyị.'
Zaninge, tiyeni timukome, ndipo chiharo chiŵenge chithu.'
23: 111 Taa m ga-akwụ ha n'ihi na ha ndidi, n'ihi na ọ bụ ha na merie .
""Ndithu Ine lero ndawalipira (Munda wamtendere) chifukwa cha kupirira kwawo; kuti ndithu iwo ndiwo opambana."
Nye n'ime ha ga-ahụ ya n'anya karị? ."
Ntheura, pa ŵaŵiri aŵa, ni nju uyo watemwenge chomene mwenecho wa ndalama?"
8 O mmadụ, ọ gwawo gị ihe dị mma;
8 Iwe wamunthu, wakakuphalira icho ntchiwemi.
Ihe ka ihe ndị a, ị ga-ahụ. "
Uwonenge vinthu vikuru kuluska ivi."
23 N'ihi na ọ bụ n'aka Onyenwe anyị ka m natara ihe ahụ m nyefere unu, na Onyenwe anyị Jizọs weere otu ogbe achịcha n'abalị+ ahụ a ga-arara ya nye.
23 Pakuti icho nkhapokera kwa Fumu ndicho nkhapeleka kwa imwe, chakuti Fumu Yesu, mu usiku+ wakuti wapelekekenge wakatora chingwa,
Olee otú m ga- esi mee oké ihe ọjọọ a wee mehie Chineke ?
"Ndingachitirenji Choipa Chachikulu Chonchi N'kuchimwira Mulungu?"
Nꞌihi na ebe ọ bụla mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara nꞌaha m, mụ onwe m nọ nꞌetiti ha."
Pakuŵa pakusimana ŵandu ŵaŵili kapena ŵatatu Mlina Lyangu, None jwakwe ndili nawo papopo."
2 Ka amara na udo dịrị unu na ihe ọmụma nke Chineke na nke Jisọs Onyenwe anyị.
2 Mphanyi lusungu lukuru na mtende vyasazgikira kwa imwe para mwamumanya makora+ Chiuta na Yesu Fumu yithu.
Ọ́ bụrụkwanụ na unu ahụ Nwa nke mmadụ ka ọ na-arịgo n'ebe ọ nọbu?
Kasi muchitenge wuli para mungawona Mwana wa munthu wakukwelera uko wakaŵa kale? . . .
Ònye n' ime unu pụrụ ịgbakwụnye otu kubit n' afọ ndụ ya site n' ichegbu onwe ya ?
25 Ni njani wa imwe uyo chifukwa cha kwenjerwa wangasazgirako ora limoza* ku umoyo wake?
25 Mgbe ha hụrụ ya n'ofe oké osimiri ahụ, ha jụrụ ya, sị, "Rabaị, olee mgbe ị bịara ebe a?"
25 Ŵakati ŵamusanga ku sirya linyake la nyanja, ŵakati kwa iyo: "Rabi,+ kasi mwiza pawuli kuno?"
N'ihi ya, e nwere mmadụ asatọ n'ezinụlọ Noa.
Mwantheura mu mbumba ya Nowa mukaŵa ŵanthu ŵankhondi na ŵatatu.
Ọ sịkwara: " Ọ bụ ihe na- esi n' ime mmadụ apụta na- emerụ mmadụ;
Anapitiriza kuti, "Chimene chichokera mwa munthu ndi chomwe chimamudetsa.
Ọ sịrị: "Onye nta ga-aghọ otu puku mmadụ, onye kasị nta ga-aghọkwa mba dị ike.
Iyo wakati: "Muchoko chomene wazamuŵa chikwi, ndipo muchoko wazamuzgoka mtundu wankhongono.
Ọ dịghị onye dị ukwuu n' ụlọ a karịa m , ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o gbochiri m inweta ma e wezụga gị , n' ihi na ị bụ nwunye ya .
Kulije mukuru wakuluska ine mu nyumba iyi, nakuti palije icho wandikanizga, kweni imwe chifukwa muli muwoli wake.
42 Otú ahụkwa ka mbilite n'ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ+ dị.
42 Ntheura ndimo chiwuka cha ŵakufwa chiliri.
50 Ọ bughi akam mere ihe ndia nile?
50 Asi woko lane ndilo lili kupanga vinthu vyose ivi?'+
"Onye ọbụla nke ga-anabata nwatakịrị dị otu a nke ọma n'aha m, anabatala m."
37 "Waliyose uyo wakupokelera mwana muchoko+ nga ni uyu mu zina lane, wakupokelera ine.
N' ihi na onye ọ bụla nke na- eme uche Nna m nke bi n' eluigwe , onye ahụ bụ nwanne m nwoke , na nwanne m nwaanyị , na nne m .
50 Pakuti waliyose uyo wakuchita khumbo la Adada awo ŵali kuchanya, uyu ndiyo ni munung'una wane, mudumbu wane, na mama wane."+
Nwa akwụkwọ adịghị aka onye nkụzi ya , ma onye ọ bụla a kụziiri ihe n' ụzọ zuru okè ga- adị ka onye nkụzi ya .
40 Msambiri wali pachanya pa msambizgi wake chara, kweni waliyose uyo wakusambizgika makora waŵenge nga ni msambizgi wake.
11 Mgbe ahụ, m lere anya, wee nụ gburugburu ocheeze ahụ na ihe ndị ahụ dị ndụ na ndị okenye olu ọtụtụ ndị mmụọ ozi, ọnụ ọgụgụ nke iri puku kwuru iri puku na puku kwuru puku.
11 Ndipo nkhawona na kupulika mazgu gha ŵangelo ŵanandi awo ŵakazingilizga chitengo na vyamoyo na ŵalara, ndipo unandi wawo ukaŵa masawuzandi ghanandi kwandaniska na masawuzandi ghanandi ndiposo masawuzandi ghanandi kwandaniska na masawuzandi ghanandi,*+
Obi ụtọ na-adịrị onye ị họọrọ, nke i mekwara ka ọ bịaruo nso.
Ngwamwaŵi mweneuyo mukumusankha na kumusendezgera kwa imwe."
Nke a pụtara na ọ bụ naanị ebo abụọ ga-afọdụrụ Rehoboam nwa Solomọn ịchị.
Ici cikang'anamura kuti Rehoboamu, mwana wa Solomoni, wakeneranga kukhala na mafuko ghaŵiri pera.
ihe ọ bula unu nēme, nālunu ọlu site na nkpuru-obi-unu, dika unu nāluru Onye-nwe-ayi ọlu, ọ bughi kwa madu;
chilichonse mukachichita, gwirani ntchito mochokera mumtima, monga kwa Ambuye, osati kwa anthu ai;