Ahapụla enyi gị ma ọ bụ enyi nna gị , abanyekwala n' ụlọ nwanne gị n' ụbọchị ọdachi dakwasịrị gị .
u nga tikarhati hi ku ya emutini wa makwenu hi siku ra khombo,
28 Onye ọ bụla nke wepụrụ iwu Mozis nwụrụ na -enweghị ebere na akaebe nke ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ.
28 Munhu un'wana ni un'wana la honiseke nawu wa Muxe u fa a nga tsetseleriwi, loko ku ri ni vumbhoni bya vanhu vambirhi kumbe vanharhu.+
O nwere onye amuma obula nna unu ha emekpaghi ahu?
Hi wihi muprofeta loyi vatata wa n'wina va nga n'wi xanisangiki?
4 Ma ìgwè ndị obodo ahụ kewara: akụkụ ndị Juu raara ndị ọzọ, ụfọdụ na ndịozi.
4 Hambiswiritano, vunyingi bya muti byi avana, naswona van'wana a va yima ni Vayuda kambe van'wanyana a va yima ni vaapostola.
N' ihi na anyị hụrụ kpakpando ya mgbe anyị nọ n' ebe ọwụwa anyanwụ , anyị bịara ịkpọrọ ya isiala .
Hikuva hi vone nyeleti ya yena loko hi ri evuxeni, kutani hi tele ku ta n'wi nkhinsamela.'"
Mgbe ahụ Jisọs bidoro ịkọcha obodo nile ebe ọ rụrụ ọtụtụ ọrụ ebube, nꞌihi na obodo ndị a echegharịghị bịakwute Chineke.
20Ndi hone Yesu a tshi thoma u teketela miḓi ye a shuma khayo vhunzhi ha maḓembe awe, a i teketelela u sa laṱa vhuvhi hayo a ri, 21
Ọ̀ bụkwa na anyị na ụmụnne ya ndị inyom anọghị n' ebe a ?
Xana vamakwavo va xisati a va kona kwala eka hina-ke?"
A ga-esi aghaa kwusa oziọma ahụ ma ọ bụrụ na e zipụghị ndịozi?
Vha nga ḓivhadzwa hani hu si na vho rumiwaho khavho?
Ọ̀ bụ na ị maghị na m nwere ikike ịhapụ gị, nweekwa ikike ịkpọgide gị n'osisi?
A ni zwi ḓivhi uri ndi na maanḓa a u ni vhofholola na a u ni vhamba kha tshifhambano naa?"
mama i can't hate ya
Mama I can't hate ya
N' ihi iji ihe ọmụma dị otú ahụ na- akpa nganga , ụfọdụ adapụwo n' okwukwe .
Hi ku bombisa vutivi byo tano van'wana va hambukile eripfumelweni."
N' ihi na n' ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara n' aha m , anọ m n' ebe ahụ n' etiti ha .
Hikuva loko va mbirhi kumbe va nharhu va hlangana hi Vito ra Mina, ndzi ta va na vona.
Ònye n' ime ndị amụma ka nna nna unu hà na- akpagbughị ?
Hi wihi muprofeta loyi vatata wa n'wina va nga n'wi xanisangiki?
Ọtụtụ mmiri apụghị imenyụ ịhụnanya , osimiri apụghịkwa ibupụ ya .
Mati yo tala a ma swi koti ku tima rirhandzu, hambi ku ri milambu a yi nge ri khukhuli.
Olee ihe onye amụma ahụ si Juda a na-akpọghị aha ya na Baịbụl na-emeghị, oleekwa ihe ọ kpataara ya?
Muporofita wa Yuda a songo bulwaho dzina o kundelwa u ita mini, nahone ho vha na mvelelo dzifhio?
Dị nnọọ ka Nna m ziteworo m , mụ onwe m na- ezigakwa unu .
Tanihi leswi Tatana a ndzi rhumeke, na mina ndza mi rhuma."
Ọ̀ bụ na unu amaghị na m ga- anọ n' ụlọ Nna m ?
Xana a mi nga swi tivi leswaku ndzi fanele ku va endlwini ya Tatana?"+
Emere m gị onye amụma nke mba dị iche iche .
Ndzi ku endle muprofeta wa matiko."
Ma, ndị ọzọ nọbu na-ekpere arụsị ndị ahụ chere na mmadụ rie ụdị anụ ahụ, onye ahụ ekpeerela arụsị.
Naho zwo ralo, vhaṅwe vhe vha vha vha tshi gwadamela yeneyo midzimu ya zwifanyiso vho vhona u nga u ḽa yeneyo ṋama zwi ḓo nga u gwadamela midzimu.
8 Ya abughi Ìhè ahu, kama O zitere ya ka O we b͕ara Ìhè ahu àmà.
A a nga ri yena ku vonakala, kambe a a rhumiwile leswaku a ta va mbhoni ya ku vonakala.
15 "'Amaara m ọrụ gị: ị jụghị oyi, i kpoghịkwa ọkụ.
15 'Ndzi tiva swiendlo swa wena, leswaku a wu titimeli naswona a wu hisi.
Mgbe Onyenwe anyị Jisọs gwasịrị ha okwu ndị a, e weliri ya elu, baa nꞌeluigwe, ebe ọ nọdụrụ nꞌakụkụ aka nri Chineke.
Musi Yesu Muṋe washu o no fhedza u amba navho, a takulelwa ṱaḓulu a ya a dzula thungo ya tshanḓa tshauḽa tsha Mudzimu vha vhusa vhoṱhe.
Nkụzi Atọ n'Ime Otu na-eme ka ndị mmadụ ghara ịma onye Chineke bụ ma hụ ya n'anya.
Dyondzo ya Vunharhu-un'we kahle-kahle yi sivela vanhu leswaku va tiva Xikwembu ni ku xi rhandza.
Ọ bụrụ na ha akpagbu m, ha ga-akpagbukwa gị.
Loko va ndzi xanisile va ta mi xanisa, na n'wina.'
8Ngọzi nādiri ndi di ọcha n'obi: n'ihi na ndi ahu gāhu Chineke.
Ku katekile lava nga ni timbilu leti tengeke, hikuva va ta vona Xikwembu.
Dọkịta gwara ya anyala ụgbọala ruo afọ abụọ.
Dokotela o mu vhudza uri a songo reila lwa miṅwaha mivhili.
N'ime ndi-amuma ka nna-unu-hà n notsob ?ughi?
Hi wihi muprofeta loyi vatata wa n'wina va nga n'wi xanisangiki?
24:17 Na ọ sịrị ha, "Gịnị bụ ihe ndị a okwu, nke ị na-atụle ha na ibe, dị ka ị na-eje ije na ndị mwute?"
17 A ku eka vona: "Xana mi kanetana hi timhaka tihi mi ri karhi mi famba?"
Devid na- achọ imerụ gị ahụ́ ' ?
Davhida u lava ku ku vavisa'?
36 O wee zaa, sị: "Ònye ka ọ bụ, Onyenwe anyị, ka m wee kwere na ya?"
36 Munhu yoloye a hlamula a ku: "Kutani i mani, nkulukumba, leswaku ndzi ta pfumela eka yena?"
9:78 Ndi ha amaghị na Allah maara ha nzuzo na ihe ha na ịgba izu ọnụ, na na Allah maara niile adịghị ahụ anya ?
Ba azi 'diyi ecokini le idri eyini fe Mungu dri ku a'du ma e'yo si ya?
N' ihi na n' ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara n' aha m , anọ m n' ebe ahụ n' etiti ha .
Hikuva laha vambirhi kumbe vanharhu va hlengeletaneke kona hi vito ra mina, na mina ndzi kona exikarhi ka vona."
na ichi ehihie na ichi abali, na ikpa ókè n'etiti ìhè na ọchichiri: Chineke we hu na ọ di nma.
ni ku fuma nhlekanhi ni vusiku, ni ku hambanyisa ku vonakala ni munyama; Xikwembu xi vona leswaku swi sasekile.
51 Ị chere na m bịara inye udo n'ụwa?
51 Xana mi anakanya leswaku ndzi tise ku rhula emisaveni?
O discoursed, àmà ka ala-eze Chineke, na ka ha kwenye n'ihe banyere Jesus, eji iwu nke Moses na ndi-amuma, site n'ụtụtụ ruo ná mgbede.
Pawulo a va hlamusela ta Mfumo wa Xikwembu, a ti tiyisa hi vumbhoni bya yena; a ringeta ni ku va kombisa ta Yesu, hi ku hlaya eNawini wa Muxe, ni ka vaprofeta, a vulavula ku sukela nimixo ku ya fika nimadyambu.
Ọ bụkwa site ná mkpụrụ gị ka mba niile nke ụwa ga- agọzi onwe ha n' ihi na i gewo ntị n' olu m .
Tshakha dzoṱhe dza ḽifhasi dzi ḓo wana mashudu nga vhana vhau, nge wa nthetshelesa.' "
N' ihi na a kawo ya aka na Nwa nke mmadụ ga- abịa n' ebube nke Nna ya , ya na ndị mmụọ ozi ya , mgbe ahụkwa , ọ ga- akwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka omume ya si dị .
Mubebwa-nga-muthu u khou ḓa e kha vhugala ha Khotsi awe e na vharuṅwa vhawe; ndi hone a tshi ḓo ṋea muṅwe na muṅwe nga he a shuma ngaho.
Ọ́ bụghịkwa nke ndị mba ọzọ ?
Xana a hi xa vona ni vanhu va matiko ke?
Nání, di ike, nwe kwa ume nke-uku, ilezi anya ime dika iwu ahu nile si di, nke Moses, bú orùm, nyere gi n'iwu: ewezugala onwe-gi na ya n'aka-nri ma-ọbu n'aka-ekpe, ka i we nwe uche n'ebe ọ bula i nēje.
Tiya mbilu, u tiya swinene, u hiseka ku endla hi nawu hinkwawo lowu Muxe, nandza wa mina a ku leriseke wona; u nga tshuki u hambuka eka wona exineneni, hambi ku ri eximatsini, leswaku u ta kateka eswilweni hinkwaswo leswi u nga ta swi sungula.
Ịkpọ isi ala ha bụ ihe efu, nꞌihi na ọ bụ ozizi mmadụ ka ha na-ezi nꞌọnọdụ iwu Chineke.' "
Va tama va ndzi gandzela swa hava, hikuva va dyondzisa swileriso swa vanhu va swi endla tidyondzo leti nga enawini.'
ma o nweghi nkpọrọgwu nime onwe-ya, kama ọ nānọ nwa oge; ma mb͕e nkpab͕u ma-ọbu nsob͕u putara n'ihi okwu ahu, ngwa ngwa ọ ma n'ọnyà.
kambe va nga ri na timitsu eka vona, a va ri va nkarhi wu nga ri wungani ntsena, kutakuloko khombo ni ku xaniseka swi va humelela hikwalaho ka rito, va hatlisa va khunguvanyeka.
Jizọs wee sị, ""E nwere otu nwoke bụ onye nwere ụmụ nwoke abụọ.
Yesu a dovha a ri, "Ho vhuya ha vha na muṅwe munna we a vha e na vhana vhavhili vha vhatuka.
M, Chineke nke Israel, agaghị ahapụ ha.
Nṋe Mudzimu wa Israele ndi nga si vha laṱedze.
ooo.. ada ya maggi ni??
Le Koka wa Makoka i ani?
Taa, ọ bụrụ n'ịnụ olu Ya, unu akpọchila obi unu.
"Namuntlha, loko mi twa rito ra Xikwembu, 8mi nga nonon'hwisi timbilu ta n'wina,
Ihe ka ihe ndị a, ị ga-ahụ. "
U ta vona leswikulu ku tlula sweswo."
Gịnị kwa ka onye kwere ekwe na onye na-ekweghị ekwe nwekọrọ?
Kumbe munhu la pfumelaka u ni xiphemu xihi ni loyi a nga riki mupfumeri?"
Ọ nātukwasi obi-Ya na Chineke; ka Ọ dọputa Ya ub͕u a, ọ buru na Ọ nāchọ Ya: n'ihi na Ọ siri, Abum Ọkpara Chineke.
Ú tshembile Xikwembu, a xi n'wi ponise sweswi loko xi n'wi tsakela, hikuva ú te: 'Ndzi N'wana wa Xikwembu.' " 44Ni swigevenga leswi nga vambiwa kun'we na yena, a swi n'wi sandza hi mukhuva wolowo.
N'ihi na anyị hụrụ kpakpando ya mgbe anyị nọ n'ebe ọwụwa anyanwụ, anyị bịara ịkpọrọ ya isiala.
Hikuva hi vone nyeleti ya yena loko hi ri evuxeni, kutani hi tele ku ta n'wi nkhinsamela.'"
24 Ya mere ndi-Ju nọgidere Ya buruburu, we si Ya, Ì nākwuba nkpuru-obi-ayi n'elu rue ole mb͕e?
24 Kavaloko Vayuda va n'wi rhendzela, va ku ka yena: "U ta hi kanakanisa ku fikela rini xana?