Okwu-Gi bu oriọna diri ukwum, Ọ bu kwa ìhè diri okporo-uzọm.
Lentswe la Hao ke lebone la maoto aka, le nkgantshetsang tsela.


O meela ihe ọbụla ka ọ dị mma n'oge ya.
O dirile sengwe le sengwe go nna sentle mo motlheng wa sone.

Ọ̀ bụ na ị maghị na m nwere ikike ịhapụ gị , nweekwa ikike ịkpọgide gị n' osisi ?
A ga o itse gore ke na le thata ya go go golola le thata ya go go bapola?"

Ụzọ gị bụ nke ezi omume na nke eziokwu, Eze mgbe ebighị ebi."
Ditsela tsa hao di lokile, ke tsa nnete, wena Kgosi ya ditjhaba.

Ọ bụrụ na ị bụ Kraịst, gwa anyị hoo haa. "
Fa o le Keresete, re bolelele ka thanolo."

Olee otú mbilite n'ọnwụ Jizọs si dị iche ná ndị e nwere tupu ya abịa n'ụwa?
Go tsosiwa ga ga Jesu go farologane jang le ga batho ba ba tsositsweng pele ga gagwe?

Ebee ka ị na-ahụ onwe gị na afọ 5?
O akanya go nna kae mo sebakeng sa dingwaga tse tlhano?

Izrel , agaghị m echefu gị .
Iseraele, ga ke go lebale!

Nkụzi Atọ n'Ime Otu na-eme ka ndị mmadụ ghara ịma onye Chineke bụ ma hụ ya n'anya.
Thuto ya Tharonngwe e kgoreletsa batho go itse le go rata Modimo.

Obi ga-adị ya ụtọ ka gị na ya kwurịta ihe ahụ.
O tla itumelela go tlotla le wena ka dikgang tse di ntseng jalo.

Ma ọ sịrị: " Meekwanụ ya nke ugboro atọ .
A boela a re: "Etsang jwalo kgetlo la boraro!"

Nꞌihi na ebe ọ bụla mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara nꞌaha m, mụ onwe m nọ nꞌetiti ha."
gonne kwa ba le babedi gongwe ba le bararo ba phuthegetseng teng mo leineng la me, foo ke teng mo gare ga bone."

sị: " Ọ bụrụ na ị bụ eze ndị Juu , zọpụta onwe gị .
37mme ba re: "Ha o le kgosi ya Bajuda, ipholose he!"

27 "Ma Chineke ọ ga -ebi n'elu ụwa n'ezie?
27"Empa na ruri Modimo o tla hle a ahe lefatsheng?

Udo di n'elu-igwe, na ebube di n'ebe di elu.
Kagiso e nne kwa legodimong le kgalalelo kwa magodimodimong!"

Anyị agaghị enwe ike ịmatacha ihe niile ndị mmụọ ozi na-eme taa.
Ga re ka ke ra itse dilo tsotlhe tse baengele ba di dirang gompieno.

11:27 Nke a ga-ọgbụgba ndụ m maka ha, mgbe m ga-ewerekwa ha mmehie ha. "
27 [...]Mme e ke kgolagano ya me le bona, motlhang oo ke tlosang dibe tsa bone.

Ònye gāsi, Emewom ka obim di ọcha, Aghọwom onye di ọcha pua na nmehiem?
E mang yo o ka reng: "Ke ntlafaditse pelo ya me, ke itshekile mo boleong jwa me"?

nakwa ka ha chụọ àjà dị ka e kwuru n' iwu Jehova: " Nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ .
24le ho tlisa sehlabelo, ho ya ka se boletsweng Molaong wa Morena, e leng maebana-kgorwana a mabedi kapa madinyane a mabedi a maeba.Mee.

Douglas, kedụ ka i si mara ụbọchị ọmụmụ m na-abịa?!?
ntlhake: Le itse jang gore ke letsatsi la me la matsalo?

Kama ike affraid nke onye nwere ike ibibi ma mkpụrụ obi ma ahụ n'ime hell.
Empa le tshabe yaka timetsang mmele le moya diheleng."

70 Ya mere ha nile sịrị, "Ị bụ Ọkpara Chineke?"
70Botlhe ba re: "Mme a o Morwa Modimo?"

È kwesịrị igbu onye ọ bụla taa n' Izrel ?
A kajeno go ka bolawa motho mo Iseraeleng?

Onye ka ị bụ i ji na-ekpe odibo onye ọzọ ikpe?
4 Kana wena o mang yo o ka atlholang motlhanka wa yo mongwe?

16 N'ihi na m ga-egosi ya ọtụtụ ahụhụ ọ ga-ata ahụhụ n'ihi aha m. "
16Kana ke tla mo supetsa gore tse a tshwanetseng go di boga ka ntlha ya leina la me di kana kang."

Ma ugbu a, Jehova agbahapụwo anyị wee nyefee anyị n'aka Midian. "
Mme jaanong Morena o re latlhile, o re neetse mo diatleng tsa Bamidiane."

I rie nkpuru sitere n'osisi ahu nke M'nyere gi iwu ka i ghara iri?
A kampo o jele setlhare se ke go laetseng ka re: O se ka wa se ja?"

M̀ ga- akpọghachi nwa gị nwoke n' ala ahụ i si pụta ?
A foo ke tla tshwanela go busetsa morwao kwa lefatsheng lele, kwa wena o tswang teng?"

Olee otú mbilite n'ọnwụ Jizọs si dị iche ná ndị e nwere tupu ya abịa n'ụwa?
Go tsosiwa ga ga Jesu go ne go farologana jang le ga batho ba ba tsositsweng pele ga gagwe?

Onye nꞌime unu ka nwa ya ga-abịakwute ka o nye ya beredi, o were nkume nye ya?
Ke ofe wa lona yo o ka reng e le rrabana, mme fa morwawe a mo lopa senkgwe, o ka mo naya lentswe?

8 n'ihi na ọ bụrụ Jọshụa mere ka ha zuru ike, Chineke agaraghị ekwu maka ụbọchị ọzọ ma emechaa.
8Gonne fa Jošua a ka bo a ba isitse boikhutsong, Modimo o ka bo o se ka wa tlhola o bua morago ka ga letsatsi le lengwe.

Jizọs wee zaa ha , sị: " M họọrọ unu mmadụ iri na abụọ , ọ́ bụghị ya ?
Re: "A ga ke a lo itlhophela lo le 12 (Barutwana), mme mongwe

Olee mgbe a ga-ewulite Zaịọn elu n'ebube ya, na olee ebe temple Gị ga-eguzo, ebe mba nile ga-abịa n'ụbọchị ndị ikpe-azụ?"
Sione o tla a agiwa leng mo kgalalelong ya gagwe, mme tempele ya Gago e tlaa ema fa kae, e mo go yone ditšhaba tsotlhe di tlaa tlang mo malatsing a bofelo?"

Mmụọ ozi m ga- ebutere gị ụzọ , ọ bụkwa n' ụbọchị m ga- enye ntaramahụhụ ka m ga- enye ha ntaramahụhụ maka mmehie ha .
Bona, moengele wa me o tla go etelela pele, mme ke tla ba beletsa boleo jwa bone ka letsatsi le ke tla betsang ka lone."

N' ihi na onye a na- akpọ onye amụma taa , ihe a na- akpọ ya n' oge ochie bụ onye ọhụụ .
Gonne yo e leng Moporofeti kajeno, kgale o ne a bidiwa Mmoni.

unu kwesịkwara iyiri mmadụ ọhụrụ ahụ nke e kere dị ka uche Chineke si dị , n' ezi omume na iguzosi ike n' ihe .
le ho apara motho e motjha, ya bopilweng ka setshwantsho sa Modimo, ho lokeng le kgalalelong ya nnete.

18 n'ihi na okwu obe bụ nzuzu nye ndị na -ala n'iyi, ma nye anyị bụ ndị a na -azọpụta, ọ bụ ike nke Chineke.
18 Gonne lefoko la sefapaano ke bosilo fela mo go bone ba ba latlhegang, mme mo go rona ba re pholosiwang ke thata ya Modimo; 19 gonne go kwadilwe ga twe:

Ma ya riọ n'okwukwe, ghara inwe obi abua: n'ihi na onye nwere obi abua yiri ebili-miri nke oké osimiri mb͕e ifufe nēfeghari ya, anātuli kwa ya elu.
6Feela, a kope ka tumelo, a se ke a dikadika; hobane motho ya dikadikang o jwaloka leqhubu la lewatle le tsukutlwang, le akgelwang hohle ke moya.

Ònye ka ị bụ ikpe odibo onye ọzọ ikpe ?
4Kana wena o mang yo o ka atlholang motlhanka wa yo mongwe?

Ihe dị egwu na ihe ịrịbaama ukwu ga-apụta site n'eluigwe.
Batho ba tla bona dilo tse di tshosang le ditshupo tse dikgolo tse di tswang kwa legodimong."

Ma ya riọ n'okwukwe, ghara inwe obi abua: n'ihi na onye nwere obi abua yiri ebili-miri nke oké osimiri mb͕e ifufe nēfeghari ya, anātuli kwa ya elu.
Feela a bo kope ka tumelo, a sa belaele letho, hobane ya belaelang o tshwana le leqhubu la lewatle le tsokotswang ke moya.

"Onye ọbụla nke ga-anabata nwatakịrị dị otu a nke ọma n'aha m, anabatala m."
5Mang kapa mang ya amohelang ngwana ya jwaloka enwa lebitsong la ka, o a nkamohela."

18 N'ihi na site na ya anyị abụọ nwere ohere na otu mmụọ na Nna.
18 gonne rona ka bobedi jwa rona re na le tsela ya go fitlha ka ena kwa go Rraetsho ka Mowa o le mongwe fela.

Mmụọ Jehova wee malite ịkpa ike n' ahụ́ Devid malite n' ụbọchị ahụ gaa n' ihu .
Mowa wa Morena wa tsena mo go Dafita go tloga ka letsatsi leo go ya pele.

Ihe dị egwu na ihe ịrịbaama ukwu ga-apụta site n'eluigwe.
Go tla nna dipoitshego le ditshupo tse dikgolo di tswa mo legodimong.

15 "'Amaara m ọrụ gị: ị jụghị oyi, i kpoghịkwa ọkụ.
15 "'Ke itse ditiro tsa gago gore ga o tsididi, e bile ga o bolelo.

,"Mụnna m, lezienụ anya ka onye ọ bụla n'ime unu ghara ịmalite ime ajọ obi nke na-enweghị okwukwe site n'ịhapụ Chineke dị ndụ;" (Ndị Hibru 3:12)
12Bakaulengwe, tlhokomelang gore go se nne ope wa lona yo o pelo e bosula e e sa dumeleng ka go tenegela o o tshelang.

8 Gini mere unu g itchè na ọ bu ihe kwesiri ntukwasi-obi na Chineke n rame ka ndi nwuru anwu si n'ọnwu bilie?
8 Ke ka ntlhaang, fa mo go lona go kaiwa go twe, ga go dumelesege gore Modimo o tsosa baswi?

29 O we si ha, Ọ dighi ihe ọ bula puru ichupu udi a ma -ọbughi ekpere.
29A ba raya a re: "Mofuta o ga o ka ke wa tswa ka sepe, fa e se ka thapelo le ka go itima dijo."

15 "'Amaara m ọrụ gị: ị jụghị oyi, i kpoghịkwa ọkụ.
15" 'Ke itse ditiro tsa gago gore ga o tsididi, e bile ga o bolelo.