17 Mb whene ha huru Ya ha we kpọ isi ala nye Ya, ma ufọdu nwere obi abua.
17ምስ ረአይዎ ኸዓ ሰገዱሉ፤ ገሊኦም ግና ተጠራጠሩ።


" Jehova bụ́ Chineke ha ga- azọpụta ha n' ụbọchị ahụ dị ka ìgwè atụrụ nke ndị ya; n' ihi na ha ga na- egbuke egbuke n' ala ya dị ka nkume ndị dị n' okpueze .
" "ከምቲ አብ ምድሩ ዜንጸባርቕ አእማን አኽሊል እዮም እሞ፣ በታ መዓልቲ እቲአ እግዚአብሄር አምላኾም ንህዝቡ ኸም መጓሰ ኼድሕኖም እዩ"።

Ruo taa , ma ụmụ ha ma ụmụ ụmụ ha na- eme nnọọ dị ka ndị nna nna ha mere .
ደቆምን ደቂ ደቆምን ክሳዕ እዛ መዓልቲ እዚኣ፡ ከምቲ ኣቦታቶም ዝገበርዎ ይገብሩ ኣለዉ።

N' ihi na ihe niile bụ maka ọdịmma unu , ka obiọma na- erughịrị mmadụ nke e mere ka ọ mụbaa wee dị ukwuu n' ihi ekele nke ọtụtụ ndị ọzọ na- enye iji wetara Chineke otuto .
15እዝ ዂሉ ንጥቕምኹም እዩ፤ ምኽንያቱ ብዙኅ ጸጋ ኣብ ብዙኃት ሰባት ክብርክት እንተሎ እቲ ንኽብሪ እግዚኣብሔር ዝዓርግ ምስጋና ኽበዝኅ እዩሞ።

Mmehie ga-aba ụba nꞌebe nile, mee ka ịhụnanya ndị mmadụ nꞌebe ibe ha nọ jụọ oyi nke ukwuu.
ብሰንኪ ብዝሒ ክፍኣት ከኣ ፍቕሪ ብዙሓት ክትዝሕትል እያ።

7 Ha we malite iturita n'etiti onwe -ha, si, Ayi ejighi ob breade achicha.
ከምዚ ዝብል ዘሎ እንጌራ ስለ ዘይተማላእና እዩ እናበሉ ከአ ንሓድሕዶም ይዛረቡ።

Nwunye gị ga-adị ka osisi vaịnị, na-amị mmịmmị n'ime ụlọ gị.
ሰበይትኻ ኣብ ውሽጢ ቤትካ ኸም ፈራይት ወይኒ ኽትከውን።

11:4 Mgbe ahụ, n'elu nụrụ nke a, Jizọs sịrị ha: "Nke a ọrịa abụghị ruo ọnwụ, ma n'ihi na ebube Chineke, nke mere na Ọkpara Chineke ga-asọpụkwara site na ya. "
4 የሱስ እዚ ምስ ሰምዐ ግና፡ "እዚ ሕማም እዚ፡ ወዲ ኣምላኽ ብእኡ ምእንቲ ኪኸብር፡ ንኽብሪ ኣምላኽ እዩ እምበር፡ ንሞት ኣይኰነን" በለ።

Nꞌihi na onye ọ bụla na-eme ihe Nna m bi nꞌeluigwe chọrọ, bụ nwanne m nwoke, na nwanne m nwanyị, na nne m."
ፍቓድ እቲ ኣብ ሰማይ ዘሎ ኣቦይ ዝገብር ኲሉ ንሱ ሓወይን ሓፍተይን እኖይን እዩ በለ።

Mee ihe dị mma n' anya gị .
ኣብ ኣዒንትኹም ጽቡቕን ቅኑዕን ዝመሰለኩም ግበሩኒ።

N'ihi na ihe nile di n'ihi unu, ka amara, ebe o riri nne site n'aka ndi ka n'ọnu-ọgugu, ka o we me ka ikele-ekele babiga ókè rue ebube nke Chineke.
15እዝ ዂሉ ንጥቕምኹም እዩ፤ ምኽንያቱ ብዙኅ ጸጋ ኣብ ብዙኃት ሰባት ክብርክት እንተሎ እቲ ንኽብሪ እግዚኣብሔር ዝዓርግ ምስጋና ኽበዝኅ እዩሞ።

7 Jisus zara ya, si, I mataghi ihe m'mere ub͕u a, ma i ghaghi ighọta ya.
7 የሱስ ከኣ፡ "እቲ ኣነ ዝገብሮ ዘለኹ፡ ሕጂ ኣይትርድኦን ኢኻ፣ ድሕርዚ ግና ክትርድኦ ኢኻ" ኢሉ መለሰሉ።

Na ha na-asọpụrụ Chineke, site na-ekwu, "Anyị ahụtụbeghị ihe dị ka nke a."
ስለዙይ ድማ ዂሎም ተደነቑ እሞ ከምዙይ ዝበለ ከቶ ኣይረአናን እናበሉ ንእግዚኣብሔር ኣመስገኑ።

Ma ọ bụrụ na ọ bụ na-erughị eru, udo gị ga-alọghachikwutekwa unu.
እንተ ዘየልዩ ግና ሰላምኩም ናባኻትኩም ክምለስ እዩ።

Ọ̀ bụ na unu amaghị na m ga- anọ n' ụlọ Nna m ?
ኣብቲ ገዛ ኣቦይ ክህሉ ኸም ዝግብአኒዶ ኣይትፈልጡን ኢኹም?

51:56 m kere ihe a kpọrọ mmadụ na jinn ma e wezụga na-efe Me .
"ጋኔንንና (አጋንንት) ሰብን ክግዙ እለይ እምበር ንካልእ አይፈጠርኩዎምን"

Ma Jefta gwara ha , sị: " Mụ na ndị m na ụmụ Amọn sere ezigbo okwu .
2 ይፍታሕ ድማ ከምዚ በሎም፦ "ኣነን ህዝበይን ምስ ዓሞናውያን ኣብ ብርቱዕ ቃልሲ ኢና ኔርና።

Na ndị niile bi n'elu ụwa ga -akpọ isiala nye ya, ndị edeghị aha ha n'akwụkwọ nke ndụ of Nwa atụrụ ahụ gburu site na ntọala nke ụwa.
"እቶም፡ ካብ ምስራት ዓለም ጀሚሩ ስሞም ኣብቲ ናይቲ እተሐርደ ገንሸል መጽሓፍ ህይወት ዘይተጻሕፈ፡ ኣብ ምድሪ ዚነብሩ ዅላቶም ኪሰግዱሉ እዮም።

Ọ̀ bụ na unu amaghị ihe mụ onwe m na nna nna m hà mere ndị niile bi n' ala dị iche iche ?
ኣነን ኣቦታተይን ንዂሎም ህዝብታት ሃገራት ዝገበርናዮምዶ ኣይፈለጥኩምን?

N' ihi na dị ka obodo gị dị ọtụtụ , otú ahụ ka chi gị dị ọtụtụ , gị Juda .
ኦ ይሁዳ፡ ኣማልኽትኻ ኸም ከተማታትካ ብዙሓት ኰይኖም እዮም እሞ፡

Ha bụ ndị agọziri agọzi, ndị bi n'ụlọ gị
ኣብ ቤትካ ዝነብሩ ብፁዓን እዮም

Ha ga-eduhiekwa ọtụtụ nꞌokwukwe ha.[12] Mmehie ga-aba ụba nꞌebe nile, mee ka ịhụnanya ndị mmadụ nꞌebe ibe ha nọ jụọ oyi nke ukwuu.
ብሰንኪ ብዝሒ ክፍኣት ከኣ ፍቕሪ ብዙሓት ክትዝሕትል እያ።

N' ihi na mgbe ha gbutere azụ̀ ndị ahụ , o juru ya na ndị niile ha na ya nọ anya ,
እዚ ኸአ ንሱን ኩሎም እቶም ምስኡ ዝነበሩን በቲ ኺገፉ ኸለዉ ዝኃዝዎ ዓሣ ስለ ዝተገረሙ እዩ።

" Onye ahụ nke na- agba àmà banyere ihe ndị a na- asị , ' Ee; ana m abịa ọsọ ọsọ .
እቲ ነዚ ነገርዚ ዚምስክር፡ እወ፡ ቀልጢፈ እመጽእ አሎኹ፡ ይብል አሎ።

Dị ka mba ndị Jehova na- ebibi n' ihu unu , otú ahụ ka unu ga- ala n' iyi , n' ihi na unu egeghị ntị n' olu Jehova bụ́ Chineke unu .
ቃል እግዚኣብሄር ኣምላኽኩም ስለ ዘይሰማዕኩም፡ ከምቶም እግዚኣብሄር ካብ ቅድሜኹም ዘጥፍኦም ህዝብታት፡ ከምኡ ኽትጠፍኡ ኢኹም።

Ha wee jiri ụgbọ mmiri gawa naanị ha n' ebe ndị mmadụ na- adịghị anọkarị .
ንሳቶም ከኣ ንበይኖም ብጃልባ ናብ ጽምዊ ቦታ ኸዱ።

Ọ̀ bụ na unu amaghị na m ga- anọ n' ụlọ Nna m ?
ኣብቲ ናይ ኣቦይ ዘበለ ክኸውን ከም ዚግብኣኒዶ ኣይትፈልጡን ኢኹም፧ በሎም

Ọ bụ na Ọ bụghị Chineke nke ndị Jentaịl?
ናይ ኣሕዛብውን ኣምላኽዶ ኣይኮነን?

9 ma o nweghi ihe dị iche n'etiti anyị na ha, ebe o jiri okwukwe mee ka obi ha dị ọcha.
9ልቦም ብእምነት ስለ ዘንጽሀ ኣብ መንጎናን ኣብ መንጎኣቶምን ሓንቲ እኳ ኣይፈላለየን።

Si n'ala Kitim, nke a ka e kpughere ha.
ካብ ምድሪ ኪቲም ተገልጸሎም።

Fero wee sị: " Mụ onwe m ga- ahapụ unu , unu ga- achụkwara Jehova bụ́ Chineke unu àjà n' ala ịkpa .
ፈርኦን ከኣ፡ ንእግዚኣብሄር ኣምላኽኩም ኣብ በረኻ ኽትስውኡሉ ኽሐድገኩም እየ።

Ohu nke m!
ረዳእየይ ግን .

N'ihi na onye ọ bula nke g shallme ihe Nnam Nke bi n'elu igwe, ya onwe ya bu nwa-nnem nwoke, na nwannem nwanyi, na nnem.
ፍቓድ እቲ ኣብ ሰማይ ዘሎ ኣቦይ ዝገብር ኲሉ ንሱ ሓወይን ሓፍተይን እኖይን እዩ በለ።

Ihe ọ bula nwere oge, mb͕e di-kwa-ra ihe ọ bula anēme n'okpuru elu-igwe:
ንኹሉ ዘዘመኑ ኣለዎ፡ ኣብ ትሕቲ ሰማይ ንዘሎ ኹሉ ነገር ከአ ገጊዚኡ ኣለዎ።

Otú ọ dị , adịghị m anabata àmà nke si n' aka mmadụ , kama m na- ekwu ihe ndị a ka e wee zọpụta unu .
እዚ ግና ንስኻትኩም ምእንቲ ኽትድኅኑ ኢለ እየ ዝብሎ ዘሎኹ እምበር ኣነስ ምስክር ሰብ ዝቕበል ኣይኮንኩን።

8Ngọzi nādiri ndi di ọcha n'obi: n'ihi na ndi ahu gāhu Chineke.
8ንጹሃት ልቢ ብፁዓን እዮም፤ ንእግዚኣብሔር ክርእይዎ እዮም እሞ።

Taa, o buru na unu anu olu ya,
"ዛሬ ድምጹን ብትሰሙ፣

Dupụtụnụ ya n' udo , ka o wee bịakwute m n' ebe a , n' ihi na mụ na ụmụnna na- eche ya .
ምስቶም ኣሕዋት እጽበዮ ኣለኹ እሞ፡ ናባይ ምእንቲ ኺመጽእ፡ ብሰላም ኣፋንውዎ።

Otú ọ dị , site ugbu a gaa n' ihu , Nwa nke mmadụ ga- anọdụ ala n' aka nri dị ike nke Chineke .
ወዲ ሰብ ግና ካብ ሕጂ ኣብ የማን ሓይሊ ኣምላኽ ኪቕመጥ እዩ፡ በሎም።

Onye nwe gi bu onye ogwu gi.
ይርድኦ እዩ እኮ እቲ ጐይታካ

E si n'ala welite m elu, a ga m adọtara onwe m mmadụ niile.
ኣነውን ካብ ምድሪ ልዕል ምስ በልኩ፡ ንዅሉ ናባይ ክስሕቦ እየ።

" Nwa nke mmadụ , dee aha ụbọchị a , ụbọchị taa .
ኣታ ወዲ ሰብ፡ ነዛ መዓልቲ እዚኣ ስም እዛ መዓልቲ እዚኣ ጽሐፍ።

3 Zipụ ìhè gị na eziokwu gị;
3 ብርሃንካን ሓቅኻን ልኣኽ።

N' ihi na onye ọ bụla nke na- eme uche Nna m nke bi n' eluigwe , onye ahụ bụ nwanne m nwoke , na nwanne m nwaanyị , na nne m .
ፍቓድ እቲ ኣብ ሰማይ ዘሎ ኣቦይ ዝገብር ኲሉ ንሱ ሓወይን ሓፍተይን እኖይን እዩ በለ።

N' ụbọchị ahụ , obi ndị dike nke Moab ga- adị ka obi nwaanyị ime na- eme .
በታ መዓልቲ እቲኣ ኸኣ ልቢ እቶም ጀጋኑ ኤዶም ከም ልቢ ቅልውላው ዝሓዛ ሰበይቲ ኪኸውን እዩ።

30 Ub͕u a ayi nāmata na I matara ihe nile, na ọ dighi kwa Gi nkpà ka onye ọ bula jua Gi: nka ka ayi ji kwere na I siri n'ebe Chineke nọ puta.
Tigr 30ንስኻ ዂሉ ኸም እትፈልጥ ሓደኳ ኽጥይቐካ ከም ዘየድልየካ ሕዚ ፈሊጥና፤ በዙይ ድማ ካብ እግዚኣብሔር ከም ዝመጻእኻ ኣሚንና ኣለና በልዎ።

Kama, umu-nna-ayi, chọputanu n'etiti unu ndikom asa ndi ab͕ara ha ezi àmà, ndi juputara na Mọ Nsọ na amam-ihe, ndi ayi gēme ndi-isi n'ọlu a di nkpà.
ስለዚ ኣቱም ኣኅዋትና ካባኻትኩም ብጽቡቕ ዝተመስከረሎም መንፈስን ጥበብን ዝመልኦም ሾብዓተ ሰብኣይ ኅረዩ፤ ነዚ ጉዳይ እዚ ኸኣ ክንምዝዞም።

Ọ zara na nzaghachi: "Osisi ọ bụla nke Nna m nke Elu-igwe na-akụghị, a ga-efopụ ya.
ንሱ ኸኣ፡ "ሰማያዊ ኣቦይ ዘይተኸሎ ዘበለ ተኽሊ ኺምንቈስ እዩ።

48 Unu onwe -unu bu ndi -àmà nke ihe ndia.
48 ናይዚ ነገራትዙይ መሰኻኽርውን ንስኻትኩም ኢኹም።

Onye ọ bụla nke na- eme uche Chineke , ọ bụ ya bụ nwanne m nwoke na nwanne m nwaanyị na nne m .
ፍቓድ እቲ ኣብ ሰማይ ዘሎ ኣቦይ ዝገብር ኲሉ ንሱ ሓወይን ሓፍተይን እኖይን እዩ በለ።