Àbụ m onye nche nwanne m ?
Ngingumlindzi wemnaketfu yini mine?"


Ihe ọjọọ nke ụbọchị nke ọ bụla ezuworo ya.
Nakani tinkinga talamuhla kuphela.

m ga- enyekwa ya kpakpando ụtụtụ .
" 'Ngiyawumnika inkhanyeti yekusa.

Ọ ga-akụziri anyị ụzọ ya, na anyị ga-ejekwa ije n'ụzọ ya.
Utasifundzisa tindlela takhe,

"Mbilite n'ọnwụ nke ndị ezi omume na nke ndị ajọ omume kwa gaje ịdị"
Kutawuvuswa bantfu labalungile nalabangakalungi.

Mgbe ọ bịara, ọ ga -agwa anyị ihe niile. "
Nasefikile yena utakusitjela konkhe."

8 I nyefeghị m n'aka onye iro.+
8Awunginikelanga esandleni sesitsa,

Na umu-nne-Ya ndinyom, hà nile anọghi n'etiti ayi?
Angitsi bodzadzewabo balapha emkhatsini wetfu?"

7"A ga-enwekwa ụkọ nri."
7 "Kuyawuba khona tindlala."

Ọ́ bụghịkwa nke ndị mba ọzọ ?
Akasiye yini futsi Nkulunkulu webetive?

Umu-ntakirim, unu onwe-unu bu ndi siri na Chineke puta, unu emeriwo kwa ha: n'ihi na Onye ahu Nke nọ nime unu ka onye ahu nke nọ n'uwa uku.
Bantfwabami, nine nibaNkulunkulu, senibehlulile baphrofethi bemanga, ngobe lowo lokini mkhulu kunalowo losemhlabeni.

Ya mere, asi na i cheghi nche, M'gābia dika onye-ori, i gaghi-amara kwa oge hour M'gābiakwasi gi ma-ọli.
Nangabe awuvuki ucaphele, ngitawuta kuwe ngikutume njengelisela, ngeke usati sikhatsi lengiyawukufikela ngaso.

50 Ma Mu onwem achọghi otuto nkem: otù Onye di Nke nāchọ nēkpe kwa ikpé.
50 Angitifuneli ludvumo; munye lolufunako nalowehlulelako.

ka ewe dọputa kwa ayi n'aka ajọ madu ndi nēmehie kwa; n'ihi na ọ bughi madu nile nwere okwukwe.
Nisithandazele nekutsi sikhululeke kubantfu labonakele nalababi, ngobe akusibo bonkhe labakholwako.

Oké ọṅụ wee dị n' obodo ahụ .
Kwaba nekutfokota lokukhulu kulelo dolobha.

Ọ dịghị ihe ọ bụla ọzọ e nyere n' iwu nke ka ndị a ukwuu .
Kute-ke lomunye umyalo lomkhulu kunaleyo."

Ekwensu ga na- atụba ụfọdụ n' ime unu n' ụlọ mkpọrọ ka e wee lee unu ule n' ụzọ zuru ezu , ka unu wee nweekwa mkpagbu ruo ụbọchị iri .
Buka la, Sathane utawufaka labanye benu ejele, kuze nitewuvivinywa; nitawuhlushwa emalanga lalishumi.

Ọ̀ bụ na anyị amaghị ụmụnne ya ndị nwanyị, ndị anyị na ha nọ nꞌebe a?"
Angitsi bodzadzewabo balapha emkhatsini wetfu?"

Ọ dịrịghị mmadụ nke na-eje ije ọbụna iduzi nzọụkwụ ya."
Akusiko kwemuntfu kutsi aticondzisele yena tinyatselo takhe."

Jizọs wee sị, ""E nwere otu nwoke bụ onye nwere ụmụ nwoke abụọ.
Wachubeka Jesu watsi: "Bekukhona umuntfu labenemadvodzana lamabili.

25 Naanị jide ihe i nwere ruo mgbe m ga -abịa.
25Kuphela nje bambelelani kuloko leninako, ngize ngifike.

41 Otú ahụkwa ka ndị isi nchụaja na ndị odeakwụkwọ na ndị okenye jiri ya mee ihe ọchị, na -asị, 42 "Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ọ pụghị ịzọpụta onwe ya.
41Kanjalo futsi nebaphristi labakhulu, netati temtsetfo, netibondza bamphukuta, batsi: 42"Wabasindzisa labanye, kodvwa yena angeke atisindzise!

Egwu wee jide ha , ha wee na- asị: " Anyị ahụwo ihe ọhụrụ taa !
Bamangala bonkhe, badvumisa Nkulunkulu, batsi: "Asizange sesikubone lokunje."

Ọ bụrụ n'eji okwukwe ekpee ekpere, ị ga-enwe ihe ị na-achọ.
Konkhe leniyakucela ngekukhuleka nikholwa, niyakukwemukeliswa."

13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n'etiti unu?
Ngubani lohlakaniphile nalocondzisisako emkhatsini wenu?

N'ihi na, ka madu ahu ghara ichè na ọ gānata ihe ọ bula n'aka Onye-nwe-ayi;
7Ngako-ke umuntfu lonjalo angabocabanga kutsi iNkhosi iyawumemukelisa lutfo; 8

11 Leenụ otú m si jiri aka m were mkpụrụ akwụkwọ dị okpotokpo detara unu akwụkwọ.+
11 Bukani kutsi tinkhulu kangakanani tinhlavu temagama lenginibhalele ngato ngesandla sami.

Unu ahụla ụwa ma ọ bụ ihe ndị dị n' ụwa n' anya .
Ningalitsandzi live netintfo letiseveni.

(Luk 6:35) Unu ga-eme ebere, ọbụna dị ka Nna unu nwere obi ebere."
Nibe nesihawu, njengobe neYihlo anesihawu!"

O weturu onwe ya ala saa ha ụkwụ, ma ha ka nọkwa na-arụrịta ụka gbasara onye kacha ukwuu n'ime ha.
Bathula batsi cwaka; ngobe endleleni bebabutana ngekutsi ngubani lomkhulu emkhatsini wabo.

(Abụ Ọma 34:7) Gịnị mere o ji dị mkpa ka e chebe anyị?
(Tihlabelelo 34:7) Yini lesenta sidzinge kuvikelwa?

N' otu mgbe ahụ , m̀ ga- ekwe ka unu jụta m ihe ọ bụla , unu ụlọ Izrel ?
Mine-ke sekufanele nginivumele yini kutsi nibute kimi, ninendlu yaka-Israyeli?

6 Ma ezi omume nke dabeere n'okwukwe na -ekwu, "Asịla n'obi gị, 'Onye ga -arịgo n'eluigwe?'"
Kodvwa ngekulunga kwekukholwa utsi: "Ungasho enhlitiyweni yakho utsi: 'Ngubani-ke lotakwenyukela ezulwini?' " Loko kusho kwehlisa Khristu.

Otú ọ dị , ọ bụrụ na o kwesịrị ekwesị ka mụ onwe m gaa ebe ahụ , ha ga- eso m gaa .
4Nangabe kufanele nami ngihambe, ngiyawuhamba kanye nabo, batangiphekeletela.

Ya mere, lezienụ anya ụmụnna m, ka ajọ omume nile na ekweghị ekwe nile nke obi ghara ịdị nꞌime onye ọ bụla nꞌetiti unu, nke ga-eme ka unu site nꞌiso Chineke dị ndụ tụgharịa.
Caphelani-ke, bazalwane, kutsi kubete emkhatsini wenu lonenhlitiyo lembi nalengakholwa, longahle ahlubuke loNkulunkulu lophilako.

Ha sịrị: " Toonụ Jaa !
Basho: Haleluya, besho: Haleluya!

(Zefanaya 2:3) Olee mgbe ọ ga-eme ya?
(Zefaniya 2:3) Kutakwenteka nini loko?

Ọ ga -eji mmụọ nsọ na ọkụ mee unu baptizim.
Utakunibhabhatisa ngaMoya Longcwele nangemlilo.

Ọ kpọrọ Nna ya "nanị ezi Chineke ahụ."
Wabita Babe wakhe ngekutsi 'nguNkulunkulu longuye yedvwa weliciniso.'

Kedu ka ha ga-esi kwere na ya ma ọ bụrụ na ha anụbeghị banyere ya n'ụzọ zuru ezu?
Bangamkholwa njani labangazange sebeve ngaye?

(Matiu 24:7) E gburu ọtụtụ nde mmadụ n'agha na narị afọ gara aga.
(Matewu 24:7) Tigidzi tebantfu tibulewe etimphini kulelikhulu leminyaka lelendlulile.

Ọbụna Setan maara nke ahụ.
Ngisho naSathane imbala uyakwati loko.

Ọ̀ bụkwa na anyị na ụmụnne ya ndị inyom anọghị n' ebe a ?
Angitsi bodzadzewabo balapha emkhatsini wetfu?"

n' ihi na onye na- adịghị emegide anyị dịnyeere anyị .
Ngobe lowo longakemelani natsi, ukanye natsi.

Ọ bụrụ na ị gaa n' aka ekpe , mụ onwe m ga- aga n' aka nri; ma ọ bụrụ na ị gaa n' aka nri , mụ onwe m ga- aga n' aka ekpe .
Nawukhetsa kuya ngesancele, mine ngitakuya ngesekudla; nawukhetsa kuya ngesekudla, mine ngitakuya ngesancele."

Ekwere m na gị Santa Catarina.
Ngikholelwa kuwe Santa Catarina.

7 Jisus zara ya, si, I mataghi ihe m'mere ub͕u a, ma i ghaghi ighọta ya.
7Jesu wamphendvula watsi: "Kwanyalo awukakwati loku lengikwentako, kodvwa emvakwaloko utakwati."

Ọ bụkwa nꞌelu nkume a ka m ga-ewu ụlọ chọọchị m.
"Etukwelidvwala leli, ngiyolakha libandla lami."

Ùnu pụrụ ịṅụ iko+ nke m na-aga ịṅụ?"
Ningayinatsa yini lendzebe lengitayinatsa?"

12M ga-emere gị ebere, ọ ga-emere gị ebere ma laghachi n'ala gị.
12Ngitaniphatsa ngesihawu, kuze kutsi nayo itewuba nesihawu kini, bese inibuyisela eveni lenu.'