" Onye ahụ nke na- agba àmà banyere ihe ndị a na- asị , ' Ee; ana m abịa ọsọ ọsọ .
Haddaba kan waxyaalahan ka markhaati furayaa, wuxuu leeyahay, Haah, anigu dhaqsaan u imanayaa.
17:5 Na ndi ozi ahụ gwara Onyenwe anyị, "Mmụba okwukwe anyị."
17:5 Oo Rasuulladii Rabbiga ku yidhi, "Rumaysad noo kordhi."
O wee sị ha , ' Ọ bụ onye iro nke bụ́ mmadụ mere ihe a .
Wuxuu ku yidhi, Nin cadow ah ayaa waxan sameeyey.
N'ihi na 4 ọnwa m chere na dị ka nke a wee bịa na-egosi na Chineke na-enyeghị m nwa ,.
Waayo, 4 bilood waxaan u maleynayay sida tan iyo markaas garawsannay in Ilaah ma i siiyo ilmaha yimid ,.
Ha onwe ha na ndị nna nna ha emehiewo m ruo taa .
Iyaga iyo awowayaashoodba way khiyaanayn axdigayga, ilaa maantadan la joogo.
Dika onye nke nne-ya nāasi obi, otú a ka Mu onwem gākasie unu obi; nkasi obi gādiri gi na Jerusalem.
Sida mid hooyadiis u qalbi qaboojiso oo kale ayaan aniguna idiin qalbi qaboojin doonaa, oo waxaa laydinku qalbi qaboojin doonaa Yeruusaalem.
N' ihi na ọ bụ m ga- eme ka ụbọchị gị dị ọtụtụ , a ga- atụkwasịkwara gị ọtụtụ afọ ndụ .
Waayo, maalmahaagu anigay igu badan doonaan, Oo cimrigaaguna waa sii kordhi doonaa.
M ga-adị ka Onye Kasị Elu. '
Waxaan noqon doonaa sida Ilaaha ugu sarreeya. "
Ebe ha nēnweghi ihe ha gēji kwughachi ya ugwọ, ọ were amara b͕aghara ha abua.
Goortii ay waayeen waxay bixiyaan, ayuu labadoodiiba u dhaafay.
N' ihi na , ònye n' etiti anụ ahụ́ niile nụtụrụla olu Chineke nke dị ndụ ka o si n' etiti ọkụ na- ekwu okwu dị ka anyị nụrụ ya ma ka dịrị ndụ ?
Waayo, binu-aadmiga oo dhan bal yaa weligiis codka Ilaaha nool oo dabka dhexdiisa ka hadlaya maqlay, sidaan u maqalnay oo kale, oo sii noolaaday?
37: 116 Anyị nyeere ha aka, ha ghọrọ ndị na-enwe mmeri ,
37|116|Waana u gargaaray, waxayna noqdeen kuwo adkaaday (sareeyey).
78:23 n'ebe ahụ, ha ga-adị ndụ n'ihi afọ ,
78|23|Waxayna ku nagaan Dhexdeeda Sanooyin.
5:15 Na mmadụ ga-kpọ isi ala, na mmadụ ga-eweda ya ala, na anya nke elu ga-ada ala.
5:15 Markaasaa ninkii la foororsatay doonaa, iyo nin waa la hoosaysiin doonaa, oo kuwa indhaha la sarraysiiyey waa la hoosaysiin doonaa.
kama nāriọritanu ibe-unu aririọ kwa-ubọchi, n'ogologo oge a anākpọ ya Ta; ka obi onye ọ bula n'etiti unu ghara ime etili site n'aghughọ nke nmehie:
Laakiin maalin kasta iswaaniya, intii la odhanayo, Maanta, inuusan midkiinna ku engegin khiyaanada dembiga.
..." .yet Ịgbaghara ha, ma na-agbaghara; n'ezie Allah hụrụ ndị ezi ndị na-eme." 5:13
Doonkiisii iska Cafiyo Xaggooda, iyo dambidhaafee, Eebana wuxuu Jeelyahay Samo Falayaasha wanaagsan." 5:13
Ọ mejuwo Zaion n'ikpe na ezi omume.
Waxa uu Siyoon ka buuxiyey caddaalad iyo caddaalad.
Na ọbụna tupu taa, ị anụghị nke ha; na uzọ ọzọ, i nwere ike ikwu, "Lee, M maara ha. "
Iyo xitaa ka hor maanta, ima aydaan maqlin oo iyaga ka mid; haddii kale, laga yaabaa inaad tiraahdo, "Bal eeg, Oo waxaan iyaga u ogaa. "
2:3 Na mụ na unu n'adịghị ike, na-atụ egwu, na n'oké ịma jijiji.
2:3 Oo waxaan idinkula joogay itaaldarro, iyo cabsi, iyo gariir badan.
11:27 Nke a ga-ọgbụgba ndụ m maka ha, mgbe m ga-ewerekwa ha mmehie ha. "
11:27 Oo kanu waa axdigayga aan la dhigan doono iyaga, Markaan dembigooda ka qaadi doono.
N'ezie, ịdị mma na obiọma ga na-eso m ụbọchị niile nke ndụ m; M ga-ebikwa n'ụlọ Jehova ruo ogologo ụbọchị niile.
Hubaal cimrigayga oo dhan waxaa i raaci doona wanaag iyo naxariis, Oo weligay guriga Rabbiga ayaan degganaan doonaa.
Ọ dịghị ihe ọ bụla ọzọ e nyere n'iwu nke ka ndị a ukwuu. "
Qaynuun kale oo kuwan ka weyn ma jiro."
Ọ malitekwara izi ihe n' ụlọ nzukọ ha , mmadụ niile na- enyekwa ya nsọpụrụ .
Sunagogyadoodana ayuu wax ku baray, dhammaanna waa la wada ammaanay isaga.
Ụdị echiche a esighị n' aka Onye ahụ nke na- akpọ unu .
Taasi dan inooma aha, wana tan u wayn ee idiinku yeedhay.
N' ihi na ndị ahụ e biri úgwù adịghịdị edebe Iwu ahụ , kama ha na- achọ ka unu bụrụ ndị e biri úgwù ka ha wee nwee ihe ha ga- eji na- anya isi n' anụ ahụ́ unu .
Xataa kuwa gudanu sharciga ma xajiyaan, laakiin waxay u doonayaan in laydin gudo inay jidhkiinna ku faanaan.
37: 147 Mgbe ahụ, anyị zigara ya na otu narị puku ma ọ bụ karịa ,
37|147|Waxaana u diray Boqolkun oo dad ah ama ka badan.
N'ihi na o kwesịrị ntụkwasị obi, na ọ bụ ya bụ Onye Nsọ nke Israel, onye họọrọ gị.
Waayo, isagu waa aamin, oo isagu waa kan Quduuska ah ee reer binu Israa'iil, oo ku doortay.
Otú ọ dị , bilie , gbadaa n' ala ma soro ha gawa , enwela obi abụọ ọ bụla , n' ihi na ọ bụ m zitere ha .
Haddaba kac oo hoosta tag oo raac, adoo aan shaki lahayn, maxaa yeelay, anaa soo diray.
4:7 Alụwo m ezi ọgụ.
4:7 Waxaan la diriray Dagaalkii wanaagsanaa.
10:15 Na n'ezie, n'ụzọ dị aṅaa ga-ha na-ekwusa, ọ gwụla ma ha e zitere, dị nnọọ ka e dere: "Olee otú mara mma, bụ ụkwụ nke ndị na-agbasa ozi ọma udo, nke ndị na-agbasa ozi ọma ezi ihe!"
Oo sidee bay u maqli doonaan haddii aan la wacdiyin? 15 Oo sidee bay u wacdiyi doonaan haddaan la dirin? sida qoran, Qurux badanaa cagaha kuwa wax ku wacdiya waxyaalaha wanaagsan.
Ọ bụ ndụ n'ime afọ gị. - Abraham Lincoln
Waa nolosha sannadahaaga. - Abraham Lincoln
2:7 "Gịnị mere nwoke a na-ekwu okwu n'ụzọ dị otú a?
2:7 "Waa maxay sababta ninkan sidan hadlaya?
Nime nka ka ayi gāmara na ayi bu ndi nke ezi-okwu ahu, me kwa ka obi-ayi kwenye ekwenye n'iru Ya,
Oo taasaynu ku garan doonnaa inaynu kuwa runta nahay, oo aynu isaga hortiisa qalbigeenna kaga dhiiro gelin doonnaa
Na olu ya bụ dị ka ụda nke ọtụtụ mmiri.
Oo codkiisuna wuxuu u ekaa codka biyo badan.
Ha wee tụkọta nkume dị ukwuu n' elu ya , ruo taa .
Oo waxay ku kor tuuleen dhagaxyo badan oo jira ilaa maantadan la joogo.
Ọ gwara ha banyere okwukwe na ndụ ebighi ebi ma nọrọ n'ebe ahụ ụbọchị abụọ zuru ezu.
Wuxuu la hadlay iyaga oo ah rumaysad iyo nolosha weligeed ah oo halkaas joogtay laba maalmood oo buuxda.
Agaghị m echetakwa mmehie ha nile ọzọ."
Oo dembiyadooda iyo xadgudubyadoodana mar dambe ma xusuusan doono.
Black Friday dị ebe a!
Black Friday waa halkan!
" N' ihi na iwu a m na- enye gị taa esighịrị gị oké ike , ọ dịghịkwa n' ebe dị anya .
Waayo, amarkan aan maanta idinku amrayo ma aha mid aad idiinku adag, mana aha mid idinka fog.
were-kwa-nu obi-ọma nābu orù, dika ọ bu Onye-nwe-ayi ka unu bu orù-Ya, ọ bughi kwa madu:
Niyo wanaagsan ku adeega sida idinkoo Rabbiga u adeegaya oo aan dad u adeegin,
O jeerela Chineke ozi, ya na ndị ọzọ na-eso ụzọ, nwa oge.
Isagu wuxuu adeegay Ilaah, iyo xertii kale, in muddo ah.
O wee gaa n' ihu ịsị ha: " Mba ga- ebuso mba ọzọ agha , alaeze ga- ebusokwa alaeze ọzọ agha;
Markaasuu ku yidhi, Quruunba quruun bay ku kici doontaa, boqortooyona boqortooyo.
Ọ bụghị nanị na ọ nọdụrụ ala n'aka nri nke Chineke kamakwa ọ nọ n'obi Nna ahụ.
Waxa uu ku fadhiya oo keliya farta Ilaah ee midig laakiin sidoo kale wuxuu ku jiraa laabta Aabbaha.
Olee otú ofufe ezinụlọ unu na-enwe ga-esi na-atọ unu ụtọ?
Sidee baad caabudaaddaada reer ahaan sii raaxaysan kartaa?
Ọ ghọrọ onye nlereanya na nna ime mmụọ nye ndị niile kwere ekwe.
Wuxuu u noqday tusaale iyo aabbaha ruuxiga u ah dhammaan rumaystayaasha.
Ha ga-adịghị na-achọ ọlaọcha, ma ọ bụ ọchịchọ gold.
Iyagu ma ay doondooni doonaa lacag, mana dahab rabitaan.
Ọ bụghị Chineke bụ Nna nke mmadụ niile?
Kanu miyaanu ahayn Aabbaha binu-aadmiga oo dhan Ilaah?
mgbe ahụ , m ga- enye ngọzi m iwu ka ọ bịakwasị unu n' afọ nke isii , ala unu ga- amịkwa mkpụrụ ga- ezu afọ atọ .
markaas anigu sannadda lixaad ayaan barakadayda idiin amri doonaa, oo waxaa dhulka idiinka soo bixi doona midho saddex sannadood ku filan.
Ee , anyị nụrụ mgbe e si n' eluigwe kwuo okwu a mgbe anyị na ya nọ n' ugwu nsọ ahụ .
Oo codkaas aannu maqalnay wuxuu ka yimid samada markii aannu buurta quduuska ah isaga la joognay.
" Paịlet wee sị ha: "Unu nwere ndị nche.
Bilaatos wuxuu ku yidhi, Waardiyayaal baad leedihiin.
Dị ka anyị gere Mozis ntị n' ihe niile , otú ahụ ka anyị ga- ege gị ntị .
Oo sidii aannu Muuse wax walba uga dhegaysan jirnay ayaannu adigana kaaga dhegaysan doonnaa.