Unu ga- eti mkpu ákwá n' ụbọchị ahụ n' ihi eze unu , bụ́ onye unu onwe unu họọrọ , ma Jehova agaghị aza unu n' ụbọchị ahụ .
"Maze uwo munsi muzaborozwa n'uwo mwami mwitoranyirije, ariko uwo munsi ntacyo Uwiteka azabasubiza."


N' ebe ị nọ , ọ̀ bụ na akaghị m ụmụ ndị ikom iri mma ?
Mbese sinkurutira abana b abahungu cumi?

Oge awa ahụ eruwo nso ka a rara Nwa nke mmadụ nye n' aka ndị mmehie .
Dore isaha irageze, Umwana w'umuntu agiye gushyirwa mu maboko y'abanyabyaha.

Ka o sina dị , nwanne ya nke nta ga- aka ya ukwuu , ụmụ ya ga- aha nnọọ ka ọtụtụ mba .
Nyamara murumuna we azamurusha kuba igihangange, urubyaro rwe ruzaba imiryango myinshi."

N'ime ndi-amuma ka nna-unu-hà n notsob ?ughi?
Ni nde mu bahanuzi, abasekuruza banyu batatoteje?

Ụmụ Izrel wee kwaara Mozis ákwá ụbọchị iri atọ na mbara ọzara Moab .
Abayisraheli baririra Musa iminsi mirongo itatu, bari mu kibaya cya Mowabu.

Unu ndi nēnweghi uche, Onye ahu Nke mere azú iko, ọ̀ bughi Ya me-kwa-ra ime-ya?
A puuuu ! uyu siwe wabanje gusakuza ahakana ngo ntatwite ?

ọ bụrụ ozi ka anyị na- eje , ka anyị nọgide n' ije ozi a; ọ bụrụ onye na- ezi ihe , ya nọgide n' izi ihe ya;
cyangwa niba twarahawe umurimo wo kugabura iby Imana tugire umwete wo kubigabura, cyangwa uwigisha agire umwete wo kwigisha,

E si n'ala welite m elu, a ga m adọtara onwe m mmadụ niile.
Nanjye nimara kwererezwa hejuru y'isi nzareshya bose mbiyegereze."

" Naanị nwee obi ike , dịkwa ike nke ukwuu ka i wee lezie anya mezuo iwu ahụ dum nke Mozis ohu m nyere gị .
"Icyakora ukomere ushikame cyane, kugira ngo witondere amategeko yose umugaragu wanjye Mose yagutegetse.

Girlsmụ agbọghọ si n'akụkụ ụwa niile na-eche gị ugbu a!
Abakobwa baturutse impande zose z'isi baragutegereje!

Ọ gaara egbu ndị nnupụisi ahụ, mee ka a ghara inwe ndị na-enupụrụ ya isi.
Yashoboraga guhita yica ibyo byigomeke.

Ma ana m agwa unu na onye dị ukwuu karịa ụlọ nsọ ukwu Chineke nọ nꞌebe a.
Nyamara rero ndabibabwiye: hano hari igitambutse iyo Ngoro.

14 Anyone nwere onye ọ bụla n'etiti unu na -arịa ọrịa?
14 Muri mwe harih'urwaye?

O nwere onye amuma obula nna unu ha emekpaghi ahu?
Ni nde mu bahanuzi, abasekuruza banyu batatoteje?

4 Ma ìgwè ndị obodo ahụ kewara: akụkụ ndị Juu raara ndị ọzọ, ụfọdụ na ndịozi.
4Abatuye uwo mugi rero bicamo ibice: bamwe bajya ku ruhande rw'Abayahudi, abandi ku rw'Intumwa.

Ma gini mere unu nākpọm, Onye-nwe-ayi, Onye-nwe-ayi, ma unu emeghi ihe nile M'kwuru?
"Mumpamagarira iki muti 'Databuja, Databuja', nyamara NTIMUKORE ibyo mvuga?"

Ihe ọ bula nwere oge, mb͕e di-kwa-ra ihe ọ bula anēme n'okpuru elu-igwe:
Ikintu cyose kigenerwa igihe cyacyo, n'icyagambiriwe munsi y'ijuru cyose gifite umwanya wacyo.

Àbụ m onye nche nwanne m ?
Ndi umurinzi wa murumuna wanjye?

" ' Ọ ga- erukwa n' ụbọchị ahụ na m ga- akpọ onye na- ejere m ozi , bụ́ , Elayakim nwa Hilkaya .
Uwo munsi kandi, nzahamagara Eliyakimu,

Bịanụ ka anyị gbuo ya, ka ubi a bụrụkwa nke anyị.'
Nimuze tumwice, bityo umurage we uzabe uwacu.'

Ndị mmụọ ozi abụọ ahụ wee bịarute Sọdọm ná mgbede , Lọt nọkwa ọdụ n' ọnụ ụzọ ámá Sọdọm .
Ba bamarayika bombi bagera i Sodomu nimugoroba, Loti yari yicaye mu marembo y'i Sodomu.

20 Bilie, gbadaa soro ha, n'enweghị obi abụọ; n'ihi na ezigawo m ha."
20Manuka rero ujyane na bo nta kugingimiranya, kuko ari jyewe ubohereje."

28 Onye ọ bụla nke wepụrụ iwu Mozis nwụrụ na -enweghị ebere na akaebe nke ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ.
28Uwagira atya akarenga ku mategeko ya Musa, nta shiti azicwa nta mbabazi, niba byemejwe n'abagabo babiri cyangwa batatu.

22:49 Kwuru (amuma Muhammad), 'O ndị, m na e zigara adọ aka ná ntị gị hoo haa .
vAravuga ati: yemwe Bantu bajye ! mu by'ukurijye kuri mwe ndi umuburizi ugaragara.

14 Were ya na ị nọ n'ụwa ọhụrụ.
14 Sa n'uwireba uri mu isi nshya.

Ị̀ na-eche na m agaghị aṅụ site nꞌiko ahụhụ ahụ Nna m nyere m ka m ṅụọ?"
Mbese uragira ngo ndeke kunywa igikombe cy'umubabaro Data yampaye?"

28 Onye ọ bụla nke wepụrụ iwu Mozis nwụrụ na -enweghị ebere na akaebe nke ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ.
28 Umuntu wese wasuzuguye amategeko ya Mose yicwaga nta mpuhwe, ashinjwe n'abagabo babiri cyangwa batatu.+

Gba ndị ọzọ ume ịgbaso ụzọ Dr. Bronner?
Gushishikariza abandi gukurikira inzira ya Dr. Bronner?

Ma ọ bụrụ na onye abịakwasị ya, abụọ ga-idi ya; na a atọ udo na-adịghị ngwa ngwa agbaji.
Umuntu naho yanesha umwe, ababiri bo bamunanira, kandi umugozi w'inyabutatu ntucika vuba.

Onye nwere ike ịlaghachi United States si India?
Ninde ushobora gusubira muri Amerika avuye mu Buhinde?

"Anyị anọghị ebe anyị chọrọ ịnọ, mana anyị nọ n'ọnọdụ ka mma karịa afọ atọ ma ọ bụ anọ gara aga.
"Ntabwo turi aho dushaka kuba, ariko tumeze neza cyane kuruta imyaka itatu cyangwa ine ishize.

22:18 Na na gị na mkpụrụ gị, mba niile nke ụwa ga-agọzi, n'ihi na ị nti n'olu m. "
Kandi urubyaro rwawe, nirwo amahanga yose y'isi azifurizanyamo umugisha, kuko wumviye ijambo ryanjye."

Ihe mere anyị ji anwụ anwụ bụ na anyị bụ ụmụ Adam
Turapfa kuko dukomoka kuri Adamu

Eze wee sị m , mgbe nwunye ya nọ ọdụ n' akụkụ ya: " Njem gị ọ̀ ga- ewe ụbọchị ole , oleekwa mgbe ị ga- alọta ?
Ubwo umwami yari yicaranye n'umwamikazi, ni ko kumbaza ati "Urugendo rwawe ruzamara igihe kingana iki ?

O nwekwara mpi asaa na anya asaa nke nọ ọnọdụ mmụọ asaa nke Chineke, nke a na-ezipụ ịga nꞌebe dị iche iche nꞌime ụwa.
Yari afite amahembe arindwi n'amaso arindwi , ari zo za roho z'Imana zoherejwe ku isi hose.

kama ọ nọ na- ezi ihe , sị: " Ọ̀ bụ na e deghị , sị , ' A ga- akpọ ụlọ m ụlọ ekpere dịịrị mba niile ' ?
Yaravuze ati "mbese ntibyanditswe ngo 'inzu yanjye izitwa inzu yo gusengerwamo n'amahanga yose'?

" ' " Mụ na ha ga- agba ọgbụgba ndụ udo; ọgbụgba ndụ nke ga- adịru mgbe ebighị ebi ka mụ na ha ga- agba .
Nzagirana na bo Isezerano ry'amahoro, rizababere isezerano rihoraho.

52 Nye n'ime ndị amụma ka nna nna unu hà na -akpagbughị?
52Ni nde mu bahanuzi, abasekuruza banyu batatoteje?

Ọ̀ bụ na ị maghị na m nwere ikike ịhapụ gị, nweekwa ikike ịkpọgide gị n'osisi?
Ntuzi ko mfite ububasha bwo kukurekura, nkagira n'ubwo kukubambisha?"

20 Emebila ọlu Chineke n'ihi ihe-oriri.
20Ntugasenye igikorwa cy'Imana ku mpamvu y'ibyo kurya.

Chineke gwara Noa, sị: " Ma unu erikọtala anụ na mkpụrụ obi ya - ọbara ya.
Imana yabwiye Nowa iti "gusa muramenye ntimukaryane inyama n'ubugingo bwayo."

ka unu we nwa ihe ha na ibe-ha di iche; ka unu we di ọcha n'obi ghara kwa isu ngọngọ rue ubọchi nke Kraist;
mubone uko murobanura ibinyuranye, kandi mubone uko muba abataryarya n inyangamugayo kugeza ku munsi wa Kristo,

2:37 Mgbe ahụ Adam natara Words si Onyenwe ya, na Onyenwe ya gere ha ntị kwupụta ya.
Adamu yakira amagambo (y'ubusabe) ya Nyagasani we (avuga yicuza asaba imbabazi). Amagambo yari avuye kwa Nyagasani we, (Aricuza Allah) yemera ukwicuza kwe. (Qur'ani, 2: 37)

o kweghịkwa ka onye ọ bụla buru arịa gafere n' ụlọ nsọ ahụ ,
Nta nubwo yemeye ko hagira umuntu uwo ari we wese unyuza ibintu mu rugo rw'urusengero abijyanye mu rundi ruhande rw'umugi.

Ka o sina dị , nwanne ya nke nta ga- aka ya ukwuu , ụmụ ya ga- aha nnọọ ka ọtụtụ mba .
Nyamara murumuna we azamurusha kuba igihangange, urubyaro rwe ruzaba imiryango myinshi.

38 Nke a bụ ihe ukwu na ihe mbụ enyere n'iwu.
38Iryo ni itegeko riruta ayandi kandi ni ryo rya mbere.

Cheta na Chineke dọrọ ha aka ná ntị na ha ga-anwụ ma ha rie mkpụrụ nke otu osisi.
Wibuke ko Imana yari yarababuriye ibabwira ko iyo baramuka bariye ku mbuto z'igiti runaka bari kuzapfa.

Ọ nātukwasi obi-Ya na Chineke; ka Ọ dọputa Ya ub͕u a, ọ buru na Ọ nāchọ Ya: n'ihi na Ọ siri, Abum Ọkpara Chineke.
Yiringiye Imana; ngaho nize imukize niba imwishimira, kuko yavuze ati 'ndi Umwana w'Imana'" (Mat 27:39-43).

17 Mmadụ iri asaa na abụọ ahụ ji ọṅụ laghachi, sị, "Onyenwe anyị, ọbụna ndị mmụọ ọjọọ na-edo onwe anyị n'okpuru anyị n'aha gị!"
Muri icyo gihe, 17abigishwa uko ari mirongo irindwi na babiri bagaruka bishimye cyane, bavuga bati "Mwigisha, na roho mbi ziratwumvira kubera izina ryawe. "