Nke a bụ ihe nketa nke ndị na-ejere Jehova, na a bụ na ha ikpe ziri ezi na m, ka Jehova kwuru.
Ivyo ni bvo ragi ry'abasavyi banje, jewe Uhoraho, kandi uko ni ko gukiranuka kwabo guturuka kuri jewe."


Ma Onye-nwe-ayi bu onye kwesiri ntukwasi-obi, Onye gēme ka unu guzosie ike, che kwa unu ka unu ghara idabà n'aka ajọ onye ahu.
Umukama ni intatanamundagano: ni We azobakomeza akabarinda wa mubi.

Ọ sịkwara: "Ọtụtụ n'ime ha ka nọ ruo ugbu a, ma ụfọdụ adawo n'ụra ọnwụ."
Yongerako kandi ati: "Benshi muri bo bakaba bakiriho n'ubu, mugabo bamwe barasinziriye mu rupfu."

Nikọdimọs sịrị ya: " Olee otú a pụrụ isi mụọ mmadụ mgbe o mere agadi ?
Nikodemu aramusubiza ati: "Umuntu yoshobora ate kuvuka kandi asbaje?

n' ihi na ha wụfuru ọbara nke ndị nsọ na nke ndị amụma , i nyewokwa ha ọbara ka ha ṅụọ .
Bavishije amaraso y'abera n'ay'abavugishwa nawe, kand.amaraso nyene niyo ubahaye ngo banywe, birababereye.

Ọ dịghị onye dị ukwuu n' ụlọ a karịa m , ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o gbochiri m inweta ma e wezụga gị , n' ihi na ị bụ nwunye ya .
Nta wunduta muri iyi nzu, kandi nta kintu na kimwe yanyimye kiretse wewe, kuko uri umugore wiwe.

O bu na ndu akarighi ihe oriri, ka o bu na ahu akarighi ihe a na-eyi n'ahu.
None amagara ntasumba imfungurwa, umubiri na wo ugasumba ivyambarwa?

" Paịlet wee sị ha: "Unu nwere ndị nche.
Pilato ababwira ati: "Abarinzi murafise.

N'ihi ya, e nwere mmadụ asatọ n'ezinụlọ Noa.
Mu rugo kwa Nowa rero haba abantu umunani.

O bu n'obi ka ụmụ ha mụta ụmụ, ruo mgbe ụmụ mmadụ ga-eju n'ụwa.
Yashaka ko bavyara abana gushika isi yose yuzuye abantu.

Ọ gaghị ese okwu , ọ gaghịkwa etisi mkpu ike , ọ dịghịkwa onye ga- anụ olu ya n' okporo ámá .
Ntazotongana canke ngo avuze urwamo, eka nta n'uwuzokwumva ijwi ryiwe mu mayira yagutse.

Gịnị mere unu ga- eji nwụọ , unu ụlọ Izrel ?
Mbega, mwebwe muryango w'Israyeli, igituma mushaka gupfa n'iki?

Anyị na-abụghị nke abalị, ma ọ bụ ọchịchịrị.
Ntituri abo ijoro canke abo umwiza.

N'ihi na, le, ụgwọ ọrụ unu dị ukwuu n'eluigwe.
kuko impera yanyu izoba nini mw'ijuru."

Otú ahụkwa , mgbe unu na- ahụ ihe ndị a niile , maranụ na ọ nọ nso n' ọnụ ụzọ .
Ni ko kw'uko, ni mwabona ivyo vyose bishitse, muramenya ko Umwana w'umuntu yashitse, ari kw'irembo.

Ọ gaara egbu ndị nnupụisi ahụ, mee ka a ghara inwe ndị na-enupụrụ ya isi.
Yari gushobora guca yica abo bagarariji, ubugarariji bwabo bugaca bugarukira aho.

28 Onye ọ bụla nke wepụrụ iwu Mozis nwụrụ na -enweghị ebere na akaebe nke ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ.
28Uwukengereye ivyagezwe vya Mose, ivyabona bibiri canke bitatu biramwicisha, ata kagongwe.

Gịnị ka Mozis ghọtara banyere "ụtọ mmehie"?
Ni igiki Musa yatahura ku bijanye no "kunezererwa igicumuro"?

Chegodị otú obi gaara esi tọọ Setan ụtọ ma á sị na Sera hapụrụ Ebreham, lụwazie Fero.
Iyumvire ingene Shetani yari kuryoherwa iyo Sara ahitamwo guheba Aburahamu, akibera umugore wa Farawo!

8 Ya abughi Ìhè ahu, kama O zitere ya ka O we b͕ara Ìhè ahu àmà.
Si we yari umuco, mugabo yari icabona ca nya muco.

Ekwensu ga na- atụba ụfọdụ n' ime unu n' ụlọ mkpọrọ ka e wee lee unu ule n' ụzọ zuru ezu , ka unu wee nweekwa mkpagbu ruo ụbọchị iri .
Eh'uwo Murwanizi azoshira bamwe muri mwebwe mw'ibohero kugira ngo mugeragezwe, kandi muzogira amarushwa imisi icumi.

Anyị abụghị nke abalị ma ọ bụ ọchịchịrị.
Ntituri abo ijoro canke abo umwiza.

Olee ihe onye amụma ahụ si Juda a na-akpọghị aha ya na Baịbụl na-emeghị, oleekwa ihe ọ kpataara ya?
Ni igiki umuhanuzi yava i Yuda yananiwe gukora, kandi vyavuyemwo iki?

4 Ma ìgwè ndị obodo ahụ kewara: akụkụ ndị Juu raara ndị ọzọ, ụfọdụ na ndịozi.
4 Ariko nya bantu indiri bo muri ico gisagara bicamwo imigwi, bamwe baja ku ruhande rw'Abayuda, abandi na bo ku ruhande rw'intumwa.

Maka o nweghị ihe dị ọhụrụ n'okpuru anyanwụ.
Nta kintu gishasha kiriho munsi y'izuba.

N'ihina ụbọchị ndị ahụ ga-adakwasa gị, mgbe ndịiro gị ga-akpagide gị, gbakwaa gị gburugburu n'akụkụ niile na-emegide gị.
Na kare, hazoza imisi, abansi bawe bagukikuze imigazo, ingabo zabo ziguce irya n'ino, bakwegereze mu mpande zawe zose.

Ejikwala isi gị aṅụ iyi nꞌihi na ị pụghị ime ka otu agịrị isi gị dị ọcha ma ọ bụ dị oji.
Nturahire umutwe wawe, kuko ata n'agashatsi kawo na kamwe wobwira ngo kere canke kirabure.

Ndị mmadụ nke Book!
Ewe bwenge buke!

Ọ bụrụkwa na ọ rịọọ ya azụ, ọ ga-enye ya agwọ?
Canke kandi amusavye ifi, akamuha inzoka?

Ma Sera emeghị ụdị ihe ahụ.
Ariko Sara nta vyo yagize.

38 Nke a bụ ihe ukwu na ihe mbụ enyere n'iwu.
38Iryo ni ryo rihambaye rya mbere.

nakwa na ' Ha ga- eji aka ha ghọrọ gị , ka ị ghara ịkpọ ụkwụ na nkume mgbe ọ bụla .
Bazokuramira mu maboko yabo, Woye gutsitara kw'ibuye.

ma mb͕e anyanwu wara, ha chanwua; ha we kpọnwua, n'ihi na ha enweghi nkpọrọgwu.
Izuba riraseruka, baca babirangura, kuko bibashobokeye.

Obi ga-adị ya ụtọ ka gị na ya kwurịta ihe ahụ.
Azohimbarwa no kuyaga nawe ku bibazo nk'ivyo.

Ihe anọ ahụ dị ndụ wee na- asị: " Amen !
Na vyo vya Bizima bine biravuga biti: " Amen ! "

E si n'ala welite m elu, a ga m adọtara onwe m mmadụ niile.
Nanje ninamara kumanikwa, abantu bose nzobiyegereza."

E si n'ala welite m elu, a ga m adọtara onwe m mmadụ niile.
nanje ninamara kumanikwa, abantu bose nzobiyegereza."

13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n'etiti unu?
13Ni nde muri mwebwe w'umunyabwenge kandi w'umuhanga?

(Jọn 17:3) Na-amụsi Bible ike.
(Yohani 17:3) Niwige Bibiliya ubigiranye umwete.

Taa, ọ bụrụ n'ịnụ olu Ya, unu akpọchila obi unu.
Uyu musi ni waramuka wumvise ijwi ryiwe, ntukomantaze umutima wawe nka kera."

13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n'etiti unu?
13 Ni nde ari inkerebutsi kandi ategera muri mwebwe?

Mgbe ndị mmụọọma ahụ si n'ebe ahụ laa n'eluigwe, ndị ọzụzụ atụrụ ahụ wee gwarịta ibe ha, sị: "Ka anyị jeenụ Bethlehem ji anya anyị hụ ihe a merenụ, nke Onyenweanyị merela ka anyị mara."
Ba bamarayika bahejeje kuva aho bari, basubiye mw'ijuru, nya bungere baravugana bati: Ngo rero tuje i Betelehemu turabe ico kintu cabayeyo, ico umwami Imana yatumenyesheje.

4 Aịzik nwa Ebreham bụkwa onye ọzọ ruru uju ruo ogologo oge.
4 Izahaki umuhungu wa Aburahamu na we nyene yaramaze igihe atuntuye.

Ọ bụrụ na unu arịọ ihe ọ bụla n'aha m, m ga-eme ya."
Nimwagira ico musaba kw'izina ryanje nzogikora."

"Emerela onwe gị ihe oyiyi a pịrị apị ma ọ bụ ọdịdị nke yiri ihe ọ bụla dị n'eluigwe ma ọ bụ nke dị n'elu ụwa ma ọ bụ nke dị na mmiri n'okpuru ụwa.
"Ntukihingurire igishusho c'ikibazano canke ishusho imeze nk'ikintu ico ari co cose kiri mu majuru hejuru canke kw'isi hasi canke mu mazi munsi y'isi.

Ha wee na- akpọ Lọt òkù , na- asị ya: " Olee ebe ndị ikom ahụ bịakwutere gị n' abalị a nọ ?
Bahamagara Loti bati " , Abagabo binjiye iwawe muri iri joro bari hwe ?

Àbụ m onye nche nwanne m ?
Nar'umwungere wa murumuna wanje?

Eze wee sị m , mgbe nwunye ya nọ ọdụ n' akụkụ ya: " Njem gị ọ̀ ga- ewe ụbọchị ole , oleekwa mgbe ị ga- alọta ?
Muri ico gihe, umwami yari kumwe n'umwamikazi; umwami rero arambaza ati: "Uzoguma mu rugendo imisi ingahe kandi uzogaruka ryari?"

Olee otú ozi ọma anyị na-ekwusa si gbasa iwu kachanụ Chineke nyere?
Igikorwa cacu co kwamamaza gihuye gute n'amategeko y'Imana asumba ayandi yose?

Mgbe ahụ nwa we si ya, Nna, emehiewom megide elu-igwe, na n'iru gi; M agaghịkwa kwesịrị ka a kpọọ ya nwa gị.
Araheza wa muhungu abarira se ati: 'Dawe, naracumuye ku Wo mw'ijuru nongera ngucumurako, singikwiye kwitwa umwana wawe.'