N' ụbọchị ahụ , ụmụ agbọghọ na- amaghị nwoke , bụ́ ndị mara mma , ga- atụbọ , tinyere ụmụ okorobịa , n' ihi akpịrị ịkpọ nkụ;
Letšatšing leo dikgarebe tše dibotse le masogana ba tla tšewa ke samadikwane, e le ka baka la lenyora;


I wee mee ihe ịrịba ama ma rụọ ọrụ ebube megide Fero na ndị niile na- ejere ya ozi nakwa ndị ala ya niile , n' ihi na ị maara na ha mesoro ha omume mpako; i wee meere onwe gị aha dị ka ọ dị taa .
Ke moka wa bontšha Farao le bahlanka ba gagwe gotee le batho ba naga ya gagwe dipontšho le mehlolo ka gobane o tsebile gore ba ile ba ikgogomošetša bona; wena wa itirela leina go etša ge go sa le bjalo letšatšing le.

Ọ ga-eji Mmụọ Nsọ na ọkụ mee unu baptizim.
Yena o tla le kolobetša ka Moya wo Mokgethwa le ka mollo.

nꞌihi na ha agaghị anwụkwa ọzọ, kama ha ga-adị ka ndị mmụọ ozi.
Le go hwa, ba ka se ke ba kgona go hwa, gobane ba bjalo ka barongwa, ke bana ba Modimo ba batsogabahung.

36 Ya mere ndi-Ju siri, Le otú O si hu Ya n'anya.
36Ya ba Bajuda ba re: "Bonang gore o be a mo rata bjang!"

A na amara osisi ọ bụla site na mkpụrụ ya.
Mohlare wo mongwe le wo mongwe o tsebja ka dikenywa tša wona.

ọ bụrụ ozi ka anyị na- eje , ka anyị nọgide n' ije ozi a; ọ bụrụ onye na- ezi ihe , ya nọgide n' izi ihe ya;
Ge e le boboledi, a bo ye ka go amana le tumelo; ge e le bodiredi, e be go direla ba bangwe; ge e le moruti, a ye yona thuto.

17 Ọ buru na onye ọ bula achọ ime ihe Ọ nāchọ, ọ gāmara ihe ozizí a bu, ma o sitere n'aka Chineke, ma-ọbu na Mu onwem nēkwu site n'Onwem.
Ge motho a rata go dira thato ya Gagwe, o tla tseba ge e ba thuto ye e etšwa go Modimo goba ke bolela ka la ka.

Na umu-nne-Ya ndinyom, hà nile anọghi n'etiti ayi?
Ga ke re le dikgaetšedi tša gagwe di dula le rena?"

[18] Unu bụ ụmụ nwanyị nwere dị, doonụ onwe unu nꞌokpuru di unu nꞌihi na nke a bụ ihe unu kwesịrị ime dị ka ndị Kraịst.[19] Ma unu ndị bụ di, unu enwela obi ilu nꞌebe nwụnye unu nọ, kama na-ahụnụ ha nꞌanya.
Lena banna, ratang basadi ba lena gomme le se ba gakalele.

Ònye nꞌetiti unu pụrụ itinye otu nkeji nꞌogologo ụbọchị nke ndụ ya site nꞌichegbu onwe ya?
Kgane ke mang mo go lena yo a ka ikokeletšago bophelo gannyane ka go bo balabalela?

Josef wee gwa ụmụnne ya , sị: " Biko , bịanụ m nso .
Ka gona Josefa a re go bana babo: "Mpatameleng hle."

ka unu we nwa ihe ha na ibe-ha di iche; ka unu we di ọcha n'obi ghara kwa isu ngọngọ rue ubọchi nke Kraist;
gore le tsebe go hlaologanya bolo le bobe, gore le be basekegi bailabosodi, go be go tle letsatsi la Kriste.

ka ewe dọputa kwa ayi n'aka ajọ madu ndi nēmehie kwa; n'ihi na ọ bughi madu nile nwere okwukwe.
Le gore re hlakodišwe bathong ba babe ba go se tsebalege; gobane tumelo ga se ya bohle.

Ka o sina dị , nwanne ya nke nta ga- aka ya ukwuu , ụmụ ya ga- aha nnọọ ka ọtụtụ mba .
Le yena e tlo ba setšhaba, e tlo ba e mogolo; eupša monnagwe o tlo mo feta, mme bana ba gagwe e tlo ba bontši bja ditšhaba.

Ọ̀ bụ onye ka ị tụkwasịrị obi , nke mere i ji nupụrụ m isi ?
O botile mang, ge o bile o rabetše go nna?

Mgbe Kriast gabia n'ikpe, ndi 'nile di n'ili ........ha g'aputa kwa, ndi mere ezi ihe gaba na nbilite n'onwu nke ndu; ma ndi mere ihe nadigh nma gaba na nbilite n'onwu nke ikpe" (Jon 5:25-29).
gomme ba tšwe ka mabitleng a bona: bao ba bego ba dira tše di lokilego ba tsogele go phelela sa ruri, gomme bao ba bego ba dira tše kgopo ba tsogele go lahlwa."

O wee sị: " Ha bụ ndị e tere mmanụ , ha dị abụọ , ha guzo n' akụkụ Onyenwe elu ụwa dum .
Ke moka a re: "Ba ke batlotšwa ba babedi bao ba emego kgauswi le Morena wa lefase ka moka."

Otu a ka ọ ga-adịrị unu ndị bi nꞌọgbọ a jọrọ njọ."
Se ke sona se se tlago hlagela moloko wo wo mobe."

intendest gi igbu m, dị ka gi onwe-gi killedst ndị Ijipt?
A o ikemišeditše go mpolaya bjalo ka ge o bolaile Moegepeta?"

Anyị agaghị enwe ike ịmatacha ihe niile ndị mmụọ ozi na-eme taa.
Re ka se tsebe dilo ka moka tšeo barongwa ba di dirago lehono.

8 Ya abughi Ìhè ahu, kama O zitere ya ka O we b͕ara Ìhè ahu àmà.
Yena ka boyena e be e se seetša; se a bego a se tletše e be e le go bega seetša.

Nye n'ime ha ga-ahụ ya n'anya karị? ."
Ka gona, ke ofe go bona yo a tlago go mo rata kudu?"

Ya mere lezienụ anya, n'ihi na ị maghị ụbọchị Onyenwe gị ga-abịa.
Ke gona phakgamang, gobane nako ya go tla ga Morena wa lena ga le e tsebe.

3 Zipụ ìhè gị na eziokwu gị;
3Nthomele seetša sa gago le therešo ya gago,

Ọ̀ bụ na anyị amaghị ụmụnne ya ndị nwanyị, ndị anyị na ha nọ nꞌebe a?"
Ga ke re le dikgaetšedi tša gagwe di dula le rena?"

3:5 Ya mere, na Chineke, onye ekesa Mọ gị, na-arụ ọrụ ebube n'etiti unu, -eme omume site ọrụ nke iwu, ma ọ bụ site na nti ndi-okwukwe?
E a le abetšego Moya, e a dirilego mehlolo mo go lena a o dirišitšwe mediro ya Molao, goba o dirišitšwe ka go kwa tša tumelo?

Chineke ga-ehichapụkwa anya mmiri ọ bụla n'anya ha."+
gomme Modimo o tla ba phumola meokgo yohle mahlong."

Na e nweghịkwa onye nzọpụta na e wezụga m.
Ntle le nna ga go Mophološi yo mongwe.

Chineke wee gọzie ụbọchị nke asaa ma mee ka ọ dị nsọ , n' ihi na ọ bụ n' ụbọchị ahụ ka Chineke nọworo na- ezu ike n' ọrụ ya dum nke ike ihe bụ́ nke ọ rụrụ dị ka o zubere .
Mme tšatši la go šupa Modimo o le šegofaditše a le dira le lekgethwa, ka gobane ka lona o khutšitše a feditše modiro wa gagwe ka moka wa tlholo wo a o dirilego.

M ga- ebipụ anụ ụlọ ya niile nọ n' akụkụ ọtụtụ mmiri , ụkwụ mmadụ agakwaghị agbarụ ha , ọbụna akpụkpọ ụkwụ anụ ụlọ agaghị agbarụ ha .
Ke tla fediša diruiwa tša yona ka moka kgauswi le meetse a mantši, lenao la motho le ka se sa a biloša, gaešita le ditlhako tša seruiwa le tšona di ka se sa a biloša.'

Ya onwe-ya aghaghi idi nāba uba, ma aghaghm idi nāla alà.
Eka kgona yena a hole, empa nna ke nyenyefale.

Mgbe anyanwụ dara , ọ ga- abụ onye dị ọcha , e mesịa , ọ pụrụ iri ụfọdụ n' ime ihe ndị dị nsọ , n' ihi na ọ bụ ihe oriri ya .
Ge letšatši le sobetše, e be yo a hlwekilego gomme ka morago ga moo a ka ja tše dingwe tša dilo tše kgethwa ka gobane ke dijo tša gagwe.

Ọtutu ihe-nb͕u gādiri onye nēmebi iwu: Ma onye nātukwasi obi na Jehova, ebere gādi ya buruburu.
Mahlomola a ya kgopo a mangata, athe ya tshepileng Morena o teetswe hare ke mohau wa hae.

(n' ihi na ha ga- anụ banyere aha ukwu gị na banyere aka gị dị ike nakwa banyere ogwe aka gị ị gbatịrị agbatị), o wee bịa chee ihu n' ụlọ a kpee ekpere ,
(gobane ba tla kwa ka leina la gago le legolo le seatla sa gago se matla le letsogo la gago leo le otlolotšwego), ge a ka tla a rapela a lebeletše ntlong ye,

A na-akpọ ya Setan.
O bitšwa Sathane.

Ụmụ ya ndị nwoke abụọ na-arụkwa ọrụ n'ebe ahụ.
Barwa ba gagwe ba babedi ba be ba šoma moo.

Na-ege ntị Israel, nna gị.
Theetšang Isiraele tataweno.

"Emerela onwe gị ihe oyiyi a pịrị apị ma ọ bụ ọdịdị nke yiri ihe ọ bụla dị n'eluigwe ma ọ bụ nke dị n'elu ụwa ma ọ bụ nke dị na mmiri n'okpuru ụwa.
"O se ke wa itirela seswantšho se se betlilwego goba sebopego sa selo seo se swanago le selo le ge e le sefe seo se lego godimo magodimong goba seo se lego tlase lefaseng goba seo se lego ka meetseng ka tlase ga lefase.

Unu apụghị ịbụ ndị ohu Chineke na nke Akụnụba.
Le ka se hlankele Modimo le mahumo ka nako e tee."

25 Naanị jide ihe i nwere ruo mgbe m ga -abịa.
25Fela le sware seo le nago le sona le se tiiše go fihlela ke etla.

N'ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.
Ke se se swanetšego batho bohle.

Ọ ga -eji mmụọ nsọ na ọkụ mee unu baptizim.
Yena o tla le kolobetša ka Moya wo Mokgethwa le ka mollo.

"5 Nne ya wee sị ndị na-eje ozi," Ihe ọ bụla ọ gwara unu mee, meenụ ya.
Gomme a botša bašomedi, "Dirana tšohle tše a le botšago."

Unu Meere M Ya 27.
Le Diretše Nna 27.

11:36 Ya mere, ndị Juu kwuru, "Lee otú Ọ huru ya n'anya!"
36Ya ba Bajuda ba re: "Bonang gore o be a mo rata bjang!"

Na nna-gi nke hu na nzuzo ga-akwụ ha ụgwọ gi
Ke moka Tatago yo a bonago sephiring o tla go putsa.

Ọ bụ mmalite, onye eburu ụzọ si na ndị nwụrụ anwụ pụta, ka o wee bụrụ onye kachasị elu n'ihe niile.
Ke yena wa mathomo wa go tsošwa bahung, e le gore dilong tšohle e tle e be yena wa go tšea maemo a mathomo.

Ma unu ndị bụ di, unu enwela obi ilu nꞌebe nwụnye unu nọ, kama na-ahụnụ ha nꞌanya.
Lena banna, ratang basadi ba lena gomme le se ba gakalele.

Ọ bụrụ na ị chọọ ya , ọ ga- ekwe ka ị chọta ya; ma ọ bụrụ na ị hapụ ya , ọ ga- ajụ gị ruo mgbe ebighị ebi .
Ge o ka ya go yena, o tla go amogela, eupša ge o ka mo tlogela, o tla go lahlela sa ruri.