N'ihi na ayi onwe-ayi ji Mọ Nsọ nēchesi ihe anēle anya ike, bú ezi omume, site n'okwukwe.
Wan to Roho ema miyo wabedo gi geno ni wabiro bedo e winjruok gi Nyasaye kuom yie.
Unu jere ije n' ihe ndị ahụ n' oge gara aga , mgbe unu biri ndụ n' ime ha .
Un bende ne uluwo timbe ma kamago e ngimau machon.
Ma Solomọn lụrụ ọtụtụ ndị inyom ala ọzọ ndị na-adịghị efe Jehova.
Ento Solomon onyomo mon mapol ki i lobe mukene ma pe giworo Jehovah.
44 Unu onwe-unu sitere na nna-unu, bú ekwensu, ọ bu kwa ihe nāgu nna-unu ka unu nāchọ ime.
44 Un jo jachien ma wuoru, kendo dwach wuoru nogo ema uhero timo.
Ìgwè mmadụ ahụ niile wee zaa , sị: " Ka ọbara ya dị n' isi anyị , dịkwa n' isi ụmụ anyị .
To ji duto nodwoko niya, "Rembe mondo obed e wiwa, kendo e wi nyithindwa."
Ana m agwa gị,e nwere ihe karịrị ụlọ nsọ a.
To awachonu ni nitie ngʼato ka maduongʼ moloyo hekalu.
N' ihi na n' ebe Chineke nọ , anyị bụ ísìsì ụtọ nke Kraịst n' etiti ndị a na- azọpụta nakwa n' etiti ndị na- ala n' iyi;
15Pien wan wacal ki gin makur ma Kricito owaŋo otyero bot Lubaŋa, ma ŋwece duny mamit; jo ma tye i yo me larre ki jo ma tye i yo me rwenyo woko doki giŋweyo.
Uzọ udo ka ha nāmaghi kwa:
17. kendo yor kuwe ok ging'eyo."
Ma gị onwe gị bụ otu, afọ gị agaghị agwụ agwụ. "
In to isiko mana in, kendo hiki ok norum."
ya bụ , anyị , bụ́ ndị ọ kpọrọ ọ bụghị naanị site n' etiti ndị Juu kamakwa site n' etiti ndị mba ọzọ , ọ̀ dị ihe o mere ?
Jogo e wan, ma moko Nyasaye oluongo kuom jo-Yahudi, to moko oseluongo kuom joma ok jo-Yahudi bende.
Ndị Juu sịrị ya: " Ugbu a ka anyị maara na i nwere mmụọ ọjọọ .
Eka jo-Yahudi nowachone ni, "Koro wang'eyo adier ni jachien ni kodi.
Ụdị echiche a esighị n' aka Onye ahụ nke na- akpọ unu .
Sem ma kamano ne ok oa kuom Nyasaye ma luongou!
O wee tụba ha n' otu ụlọ mkpọrọ ruo ụbọchị atọ .
Kendo noketogi duto e od twech kuom ndalo adek.
nke na ọ ṅụrụ iyi wee kwe nkwa inye ya ihe ọ bụla ọ rịọrọ .
Mano nomiyo Herode okuong'ore ni nyakono ni nomiye gimoro amora mokwaye.
Ọ ga-ama ha ikpe mmehie nꞌihi na ha ekwenyeghị na m.
Korka richo nikech ji ok oyie kuoma; 10.
50 Ọ bughi akam mere ihe ndia nile?
50Pe ciŋa aye otiyo lwak jami-ni ducu?'
Òlee ndị bụ ụmụnne m?"
Koso owetena to ng'a gini?"
Gwanum, unu ndi nāchọ inọ n'okpuru iwu, ùnu adighi-anu iwu ahu?
Nyisaneuru un joma dwaro bedo e bwo chik, donge ungʼeyo gima chik wacho?
Ma anyị maara na o si otu a mee ka anyị nwee ike ịmụta na o kwesịghị ka anyị tụkwasị obi nꞌike nke aka anyị, kama ka anyị nwee olileanya nꞌime Chineke, onye pụrụ ime ka ndị nwụrụ anwụ si nꞌọnwụ bilie.
To magi notimorenwa mondo waket genowa kuom Nyasaye ma chiero joma otho, to ok kuomwa wawegi.
Gịnị mere anyị ji na-anwụ anwụ? - Ndị Rom 5:12.
Ang'o momiyo watho? - Jo Rumi 5:12.
Gịnị bụ oge ikpe ọnọdụ?
Nino me Ngolo Kop Mono Obedo Nino Ango?
Ka unu bụrụkwa ndị dị ọcha nꞌobi unu, ndị onye ọ bụla na-agaghị enwe ihe ọjọọ ha ga-ekwu megide unu, tutuu ruo ụbọchị ahụ Kraịst ga-alọghachi.
Kamano ngimau nobed maler kendo maonge bura, nyaka chop odiechieng Kristo.
onye ọ bụla nke na- achọkwa ịbụ onye mbụ n' etiti unu aghaghị ịbụ ohu unu .
To ka ng'ato kuomu dwaro bedo gi duong', to nyaka obed jatichu,
ewepughi m aka n'ikele ekele bayere unu, nēhotakwa unu n'ekperem;
pok aweyo goyo erokamano ni Nyasaye nikech un, ka aparou e lemona.
8 n'ihi na ọ bụrụ Jọshụa mere ka ha zuru ike, Chineke agaraghị ekwu maka ụbọchị ọzọ ma emechaa.
8Pien ka kono yam Yocwa omiyogi yweyo, kono Lubaŋa pe oloko lacen pi nino mukene.
ebe elìkọrọ unu na Ya nime baptism-unu, ọ bu kwa nime ya ka esitere n'aka okwukwe-unu me ka unu so Ya bilikọ, bú okwukwe unu kwere n'ilusi-ọ1u-ike nke Chineke, Onye mere ka O si na ndi nwuru anwu bilie.
Kane obatisu, to noiku kode kendo nochieru kode nikech yie ma un-go kuom teko mar Nyasaye ma nochiere oa kuom joma otho.
Biko, ọ bụrụ na o mejọrọ gị nꞌụzọ ọ bụla, ọ bụrụkwa na ọ dị ihe ọ bụla o zuru, gụọ ya dị ka ụgwọ m ji gị.
Ka osetimoni gimoro marach, kata ka en gi gopi moro to kwan mano ka gima an ema an gi gopi.
Ya mere , ọnwụ nọ n' ọrụ n' ime anyị , ma ndụ nọ n' ọrụ n' ime unu .
Kamano tho tiyo kuomwa, to un, ngima tiyo kuomu.
Ndị a bụkwa mmụọ asaa nke Chineke.
Magi e roho abiriyo mag Nyasaye.
13Mgbe ọ kpọrọ ndị ohu ya iri, ọ nyere ha maịas iri ma gwa ha, 'Mee ndị a azụmahịa ruo mgbe m ga-abịa.'
Ne oluongo jotichne apar, mi omiyo ng'ato ka ng'ato kuomgi siling' alufu achiel achiel, kowachonigi ni, 'Lokuru ohala gi pesagi nyaka chop aduogi.'
Ebube na nsọpụrụ nke mba nile ka a ga-ewebata nꞌime ya.
Duong' gi mwandu mag ogendini mag pinje nokel e iye.
Ana m ekele Chineke m ekele nke ukwuu, mgbe ọ bụla m chetara unu.
Adwokone Nyasacha erokamano seche duto ma aparoue.
15 Anamaṅuri kwa ọṅu n'ihi unu na adighi m n'ebe ahu, ka unu we kwere; otú ọ di, ka ayi jekuru ya.
To amor ni yandi ok an kuno, nikech mano biro konyou, mi uyie.
Ụlọ Izrel, biko geenụ ntị: Ọ bụ ụzọ M bụ nke na-ezighi ezi?
To winjuru, yaye dhood Israel: Bende yorena ok nikare adier?
(Ihe m na-edere unu bu eziokwu n'ihu Chineke, anaghi m atu asi).
to timbeu nyalo miyo Nyasacha kuod andikonu gigi ka aonge kodu, mondo ka
Ka onye ọ bụla nọgide dị ka ọ dị mgbe a kpọrọ ya.
Kata kamano, ngʼato ka ngʼato onego odag ngimano mane Ruoth oluonge kendo owuoth wuodhno mane Nyasaye oluongee.
ma Chineke, ebe Ọ bu ọgaranya n'ebere, n'ihi oké ihunanya-Ya Ọ huru ayi,
To kuom hera maduong' mane Nyasaye oherowago kod kechne mogundho,
Nꞌihi na mụ, Nwa nke mmadụ, bịara ịzọpụta ndị furu efu.
Nikech Wuod Dhano ose-biro mondo o war joma olal.
13 M wee nụ ihe niile e kere eke nọ n'eluigwe na n'elu ụwa na n'okpuru ụwa na n'oké osimiri, na ihe niile dị n'ime ha, na -asị,Nye onye ahụ nọ ọdụ n'ocheeze ahụ na Nwa Atụrụ ahụ bụrụ ngọzi na nsọpụrụ na otuto na ike ruo mgbe niile! "
Eka nawinjo ka gik mangima duto manie polo kendo e piny kod e bwo piny, kendo e nam, kendo gigo duto mochwe modak eigi, kawer niya: "Pak gi duongʼ kod loch obed ni Jal mobet e kom duongʼ gi Nyarombo manyaka chiengʼ!"
Ka ọ nọ na- ekwu ihe ndị a , ọtụtụ ndị nwere okwukwe n' ebe ọ nọ .
To kane owacho wechego, ji mang'eny noyie kuome.
Ha gwara ya sị: 'Nna anyị ukwu, o nwerenụ pam iri.'
Ne giwachone ni, 'Ruoth, en donge en gi siling' alufu apar?'
Ha apughi kwa igosi gi ihe ha nēbom ebubo ub͕u a.
Bende ok ginyal ng'eng'a kuom weche ma gidonjonagogi.
17 N'ihi na ị na -ekwu, abụ m ọgaranya, emeela m ọgaranya, ọ dịghịkwa m mkpa ọ bụla, n'amaghị na ị bụ onye ọjọọ, onye nwere ọmịiko, ogbenye, onye ìsì, na onye gba ọtọ.
17 Iwacho ni, 'an jamoko, kendo aseyudo mwandu mathoth bende onge gima aremo to ok ing'eyo ni in ng'at mathagore mogik; idhi-er, in ng'at monego okechi; bende in muofu kendo in duk.
Ana m ekele Chineke n'ihi ụnụ mgbe ọbụla m chetara ụnụ.
Adwokone Nyasacha erokamano seche duto ma aparoue.
N' ihi ya , e meghịkwa ka ọgbụgba ndụ ahụ gara aga malite ịdị irè n' ejighị ọbara .
Mano emomiyo kata mana singruok mokwongo ne ok nyal chako tich kaonge remo.
N' ihi na ebe a na- agbanwe ọrụ nchụàjà , ọ dị mkpa na a ga- agbanwekwa iwu ahụ .
To ka kit tich dolo oloki, to mano nyiso ni chik bende nyaka loki.
Ma ọ bụ ga-amụ mba nile n'otu mgbe?
Dok bene gitwero nywalo rok kulu i dakika mo manok keken?
Ma, lee! enwere ndị ikpeazụ ga-abụ ndị mbụ, nwekwa ndị mbụ ga-abụ ndị ikpeazụ. "
30Nen, jo mogo ma lacen gibibedo meati, ki jo mogo meati gibibedo me lacen."
Ma ọ zara ha , sị: " Olee ndị bụ nne m na ụmụnne m ndị ikom ?
To Yesu nopenjogi niya, "Minwa gi owetena to gin ngʼa gini?"
Ha nile ewezugawo onwe-ha; ha aghọwo ihe efu; ọ dịghị onye na-eme ezi ihe, ọ dịghịkwa otu onye."
Giduto gisebaro giweyo yo; giduto gisekethore; onge ngʼama timo maber, onge kata achiel.