site n' aka ya bụ ndụ , ndụ ahụ bụkwa ìhè ụmụ mmadụ .
muoyo; muoyo au wakadi munya wa bantu.
Ndi ọzọ nāsi, Gini mere nwoke nke nēmehie nēme ihe-iriba-ama di otú a?
Kadi bakuabo bakakonka ne, Muntu udi mubi udi mumanye mua kuenza bimanyinu ebi munyi ?
" Nke a bụ nkọwa ihe a e dere: MINI , Chineke agụwo ụbọchị alaeze gị ọnụ ma mee ka ọ gwụsịa .
'MENE kishintulula'mba Leza wabala mafuku a bulopwe bobe ne kufudija'bo.
6 Asim unu, na ihe kariri ulo uku Chineke nọ n'ebe a.
mpika? 6 Ino ami nemulombola'mba kintu kitabukile tempelo bukata kidi pano.
N'ezie, ndị iro mmadụ ga-abụ nke ezinụlọ ya. " (Mt 10: 34-36)
Baluishi ba muntu nebikale ba mu nzubu muende." - Mat.
Ọ̀ bụ na Onyeikpe nke ụwa dum agaghị eme ihe ziri ezi ?
Mulumbuluishi wa buloba buonso katu wenza bimpe anyi?'
ihe ha na-ekwusa na ihe mere ha ji ekwusa ya?
bua mukenji udibu bayisha ne tshidi tshibasaka bua kuyisha?
N'ihi na n'ihe pere mpe na-egosi na ị bụ onye kwesịrị ntụkwasị obi, nwee ike ọchịchị obodo iri. '
Bualu udi mudileje muena lulamatu mu bintu bikese menemene, ikala ne bukokeshi pa bimenga dikumi.'
Ọ̀ bụ na anyị amakwaghị ụmụnne ya ndị nwanyị, ndị anyị na ha bi nꞌebe a?
Bana babu ba bakaji bonso kabena munkatshi muetu emu anyi?
"Ọ Dịtụbeghị Onye Ọzọ Si Otú A Kwuo Okwu"
"Katshia muntu nansha umue katu muanji kuakula mushindu eu to"
50 Ọ bughi akam mere ihe ndia nile?
60 Tshianza tshianyi katshiakenza bintu ebi bionso, anyi ? "
14 Ya mere, ọ bụrụ na mụ onwe m, Onyenwe anyị na Onye Ozizi, asawo ụkwụ unu, unu kwesịkwara ịsa ụkwụ ibe unu.
14 Meme Mukelenge ne Muyishi, bingikala munuoweshe makasa, mbimpe nuenu nuoweshangane makasa.
N'ihi na nkwa ahụ dịịrị gị na ụmụ gị na ndị niile nọ ebe dị anya, onye ọ bụla Onye -nwe Chineke anyị na -akpọ onwe ya. "
Bwalu mulayi udi bwenu nwênù, ne bwa bânà beenu balela, ne bwa bônsò badi kule, mu bûngì bwônsò bwabiikila Mukalenge Nzambi wetu abu.
Kpọrọ Mak ka gị na ya bịa , n' ihi na ọ baara m uru maka ije ozi .
Wangata Mako, ulue rende, bua yeye udi mukumbane mua kunkuatshisha mu mudimu wa Nzambi.
23 Ọ ga-abụ na mkpụrụ obi ọ bụla nke na-agaghị anụ ntị na Onye-amụma a ka a ga-ebibi n'iyi n'etiti ndị mmadụ.'
23 Muntu yonso wahidia kutumikila mei a muprofete au nebamubutule munkatshi mua bantu "[7].
M'gaghi-agwa gi ihe ndia site na mbu, n'ihi na Mu onwem nọyere gi.
Tshiakanuambila malu â ku tshibangidilu, bualu bua nakadi n'enu.
Pọl onyeozi dere, sị: "Mgbe Ebreham nwesịrị ndidi, ọ natara nkwa a.
Mupostolo Paulo wakafunda ne: "Abalahama mumane kuleja lutulu, wakapeta mulayi eu."
Bịa, banye n'ọñụ nke nna gị ukwu!'
Buela mu disanka dia mfumuebe."
M ga -etinye mmụọ m n'ahụ ya, ọ g willkwusa kwa mba nile ikpe ziri ezi.
Nkatūla mushipiditu wami padi, kadi ukalombola patōka mwikadile boloke ku mizo.
Jehova bụ́ Chineke gị ga-esi n'etiti ụmụnne gị họpụtara gị onye amụma nke dị ka mụ onwe m - ya ka unu ga-ege ntị. - Diut.
Yehowa, Nzambi wenu, neanubishile muprofete munkatshi mua bana benu bu meme, nenumvue dîyi diende. - Dut.
Ugbu a, anyị niile nọ n'ihu Chineke ịnụ ihe niile Onyenwe anyị nyere gị n'iwu. "
Katataka buonso buetu tudi munemu ku mesu kua Nzambi bua kunvua malu onso akukuambila Mukelenge.
"Ọtụtụ ndị amụma ụgha ga-ebilikwa wee duhie ọtụtụ ndị; n'ihi ịba ụba nke mmebi iwu, ịhụnanya nke ndị ka n'ọnụ ọgụgụ ga-ajụkwa oyi.
"Baprofete ba dishima ba bungi nebajuke, nebapambuishe bantu ba bungi; ne bua divulangana dia dishipa dia mikenji, dinanga dia ba bungi nedikepele."
Ọ dịghị onye dị ukwuu n' ụlọ a karịa m , ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o gbochiri m inweta ma e wezụga gị , n' ihi na ị bụ nwunye ya .
Mutupu muno mu njibo muno'mu mukatampe na amiwa, kadi mutupu kyaunjidikile poso'nka abewa kete, mwanda wi wandi mukaji.
Ka obi-unu ghara ilọ miri: kwerenu na Chineke, kwere-kwa-nu na Mu.
1 Mitshima yenu kaizakadi; nuitabushe Nzambi, nungitabushe meme kabidi.
Ya bu onye enyemaka anyi na onye ogbugbo anyi,
Wewe udi mukuatshishi wanyi ne musungidi wanyi.'
Ya na ezinụlọ ya niile rejoụrịrị ọ thatụ na o kwere na Chineke.
wasangala bininge ne ba mu njibo yandi bonso kumo pano pawaitabija mudi Leza.
Ha na-ebido n'ụtụtụ ñụrụ ọñụ n'aha Gị ruo n'abalị. ọ bụkwa amara Gị ka ha jiri biri.
Badi basanka mu dîna diebe dinda too ne ku dilolo, ne bua buakane buebe badi batumbishibue.' - Mis.
ooo.. ada ya maggi ni??
Goga wa ku Magoga nnganyi? _ Dilonga
64 Ma ufọdu nime unu nēkweghi ekwe.
64 Kadi bakuabo benu kabena bitabusha.
18 ebe emeworo ka unu nwepu nmehie, unu ghọrọ ndi-orù nke ezi omume.
18 Bine, byomwakudilwe ku bubi, pano kemudi bapika ba boloke.
24 Chineke bu mọ, ndi nākpọ kwa isi ala nye Ya aghaghi ikpọ isi ala nime mọ na ezi-okwu.
24 Nzambi udi Nyuma; budi bamutendeledi n'abu mbua kumutendelela mu nyuma ne mu bulelela.
I kwesịrị ntụkwasị obi n' ilekọta ihe ole na ole .
Wewe uvua ne lulamatu ku mutu kua bintu bikese.
Ma onye ahụ nke pụrụ ime ihe nke ukwuu karịa ihe niile anyị na- arịọ ma ọ bụ na- eche n' echiche , dị ka ike ya nke na- arụ ọrụ n' ime anyị si dị ,
20 Nanshi aye, mwendele bukomo bwandi bwingila motudi batwe, ukokeja kulonga byobya bivulevule kupita ne byonso byotulomba ne byotulanga, 21 atumbijibwe ntumbo kupityila ku
'Onyeikpe Ụwa Dum' Na-eme Ihe Ziri Ezi Mgbe Niile
"Mulumbuluishi wa buloba buonso" utu anu wenza malu makane
Nākpọnu ajọ ihe asì; nārapara ezi ihe n'aru.
Nukine malu adi mabi; nulamate malu adi mimpe.
29Ma ana m asị unu, Agaghị m a drinkụ mmanya ọ bụla n'ubi vaịn a ruo n'ụbọchị ahụ mụ na unu ga-a itụ ya nke ọhụrụ n'alaeze Nna m. "
29 Anka'mi nenulungula'shi, ntanatome bikuba'bi bia finyo kabidi nya, mpa na binobino mpa n'efuku diadia dianantome n'enu bipya ku bufumu bwa Shami.
Mgbe ahụ a ga-azọpụta Izirel.
Bena Isalele nebasungidibue
Maka o nweghị ihe dị ọhụrụ n'okpuru anyanwụ.
Kakuena bualu bupiabupia muinshi mua dîba (9)
"Mgbe Mozis tolitere, ọ bụ okwukwe ka o ji jụ ka a kpọọ ya nwa ada Fero.
"Bua ditabuja, pakakola Mose, wakabenga bua kumubikilabu muana wa muana wa bakaji wa Palô."
2:11 otú ahu Juu na ndị a tọghatara ọhụrụ, Cretans na Arab: anyị nụrụ ka ha na-ekwu okwu nke onwe anyị na-asụ asụsụ ahụ dị ike omume Chineke. "
ne bene Alabia, tubebevwana besamba mu ndimi yetu bintu bikatampe bya Leza." 12 Bine, bonso batulumuka ne kuzumbazumba, kebenena abo bene na bene
Umu-nnam, o kwesighi ka ihe ndia di otú a.
A banabetu, ke biyampepo bikale uno muswelo.
26 Ma unu onwe-unu adighi-ekwe, n'ihi na unu adighi nime aturu nkem.
26 Kadi nuenu kanuena nuitabusha, bualu bua kanuena ba mu mikoko yanyi.
"Okwu gị bụ oriọna nke na-enye ụkwụ m ìhè, bụrụkwa ìhè na-enwu n'okporo ụzọ m.
"Dîyi diebe didi muendu bua dikasa dianyi, ne didi butoke mu njila wanyi."
Laa n' udo , gbakee n' ọrịa ọjọọ nke na- arịa gị .
Ndaku mu ditalala, umvue bimpe ku disama diebe dibi."
Ọ ga-eji Mmụọ Nsọ na ọkụ mee unu baptizim.
Aye ukemubatyija na mushipiditu ujila ne na mudilo.
Ha ga-ahụ enweghị ụzọ mgbapụ na ya .
Kabakupeta njila wa kunyemena to.
24 Chineke bu Mọ: ndi nākpọ kwa isi ala nye Ya aghaghi ikpọ isi ala nime mọ na ezi-okwu.
24 Nzambi udi Nyuma; budi bamutendeledi n'abu mbua kumutendelela mu nyuma ne mu bulelela.
O bu n'obi ka ụmụ ha mụta ụmụ, ruo mgbe ụmụ mmadụ ga-eju n'ụwa.
Bana babu bavua pabu ne bua kulela bana too ne pavua buloba buwula tente ne bantu.
Ọ gwara ya sị: 'Ezigbo odibo, i mere nke ọma!
Wakamuambila ne: 'Udi muenze bimpe, mupika muimpe!
9:24 N'ihi ya, ọ bụ na ndị nke anyị bụ onye ọ na-akpọ, ọ bụghị naanị site n'etiti ndị Juu, ma ọbụna site n'etiti ndị mba ọzọ,
kadi, bene bawaityile, ke enkapo mu Bayuda kete, ino i ne mu