Dị nnọọ ka Nna m ziteworo m , mụ onwe m na- ezigakwa unu .
Ndenge Tata atindaki ngai, ngai mpe natindi bino!


" Ọ sịkwara: "Ọtụtụ n'ime ha ka nọ ruo ugbu a, ma ụfọdụ adawo n'ụra ọnwụ.
Alobaki mpe ete: "Mingi na bango bazali tii sikoyo, kasi bamosusu balalá na kati ya liwa."

Ma o bikwasịrị m aka nri ya, sị, "Atụla egwu.
Atieli ngai liboko na ye ya mobali pe alobi: "Kobanga té!

Nkụzi Atọ n'Ime Otu na-eme ka ndị mmadụ ghara ịma onye Chineke bụ ma hụ ya n'anya.
Liteya ya Trinite epekisaka bato báyeba mpenza Nzambe mpe bálinga ye.

Unu ndi nēnweghi uche, Onye ahu Nke mere azú iko, ọ̀ bughi Ya me-kwa-ra ime-ya?
Boni, moto oyo asalaki libanda, asalaki mpe kati te?

Chineke ahọpụtala Jizọs ka o kpee ndị nwụrụ anwụ na ndị dị ndụ ikpe n'ezi omume.
Nzambe aponi Yesu mpo bosembo esalema mpo na bakufi mpe bato ya bomoi.

Nikọdimọs sịrị ya, "Olee otu a ga -esi mụọ mmadụ mgbe o mere agadi?
"Nikodeme atuni ye: "Ndenge nini moto akoki kobotama mbala ya mibale, soki akómi mobange?

27 N'ihi na Nwa nke mmadụ ga -abịa na ndị mmụọ ozi ya n'ebube nke Nna ya, mgbe ahụ ọ ga -akwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị..
Pamba te Mwana ya Moto akoya na kembo ya Tata na yeelongo na baanzelu na ye mpe akopesa na moto na moto lifuti oyo ekoki na mosala na ye.

17 Ọ buru na onye ọ bula achọ ime ihe Ọ nāchọ, ọ gāmara ihe ozizí a bu, ma o sitere n'aka Chineke, ma-ọbu na Mu onwem nēkwu site n'Onwem.
Soki moto aponi kosala mokano ya Nzambe, akoyeba soki mateya na ngai ewuti na Nzambe to mpe nalobaka na kombo na ngai moko.

' Jizọs sịrị ha: 'Ùnu amaghị na m ga-anọ n'ụlọ Nna m ebe a?
Yesu azongiselaki ye ete: 'Boyebaki te ete nasengeli kozala awa na ndako ya Tata na ngai?

Ụzọ gị bụ nke ezi omume na nke eziokwu, Eze mgbe ebighị ebi."
Mokonzi ya seko, banzela na yo ezali boyengebene mpe solo."

Ma nꞌezie, iwu ahụ bụ ihe dị nsọ, bụrụkwa ihe dị mma.
Boye, Mobeko ezali bule mpe mitindo ezali bule, sembo mpe malamu.

14 Ya mere, ọ bụrụ na mụ onwe m, Onyenwe anyị na Onye Ozizi, asawo ụkwụ unu, unu kwesịkwara ịsa ụkwụ ibe unu.
14 Bongo soki ngai, Mokonzi pe Moteyi, nasukoli bino makolo, bino pe bosengeli kosukolana makolo bino na bino.

Mgbe ndị mmụọọma ahụ si n'ebe ahụ laa n'eluigwe, ndị ọzụzụ atụrụ ahụ wee gwarịta ibe ha, sị: "Ka anyị jeenụ Bethlehem ji anya anyị hụ ihe a merenụ, nke Onyenweanyị merela ka anyị mara."
15 Tango baanzelu batikaki bango mpe bazongaki na Likolo, babateli ya bameme balobanaki moko na moko: 'Tika tokende na Betelemi mpe totala likambo oyo esalami kuna, oyo Nkolo ayebisi biso!

Ọ sịrị ha, "Gini mere unu ji nọrọ nkịtị n'ebe a ụbọchị niile?."
Bongo atunaki bango: 'Mpo na nini botelemi awa mokolo mobimba mpe bozali kosala eloko te?

Ha ga- amarakwa na mụ onwe m bụ Ọkaakaa Onyenwe unu bụ́ Jehova .
(Mokonzi na ngai na yebi) (Mokonzi na ngai na yebi) Na yebi ozali Nkolo.

nakwa na ' Ha ga- eji aka ha ghọrọ gị , ka ị ghara ịkpọ ụkwụ na nkume mgbe ọ bụla .
Bakomema yo na maboko na bango mpo ete lokolo na yo etuta libanga te!'

Ọtụtụ ndị kweere na Chineke na-ata ndị mmehie ahụhụ ebighị ebi.
Bato mingi bakanisaka ete Nzambe apesaka basumuki etumbu ya seko.

17 Ya onwe -ya bu kwa ihe nile uzọ, ọ bu kwa nime Ya ka ihe nile n togetherguzokọ n'otù.
17 Ye azali liboso ya biloko nyonso, mpe kati na ye nde biloko nyonso ezali na esika na yango.

Ndị m họọrọ ga-eji ihe aka ha rụpụtara mee ihe n'uju.
" Bato oyo [Nzambe aponi] bakozwa mpenza litomba na mosala ya mabɔkɔ na bango.

"[Chineke] napụtara onye ezi omume bụ́ Lọt, onye nwere oké mwute n'ihi mmikpu nke ndị na-eleda iwu anya mikpuru onwe ha n'omume rụrụ arụ.
feela Lota ya n'a lukile, ya n'a katazwa ki mikwa ya buhule ya batu ba ba

Ha wee sị ya, "Ị hụrụ, nwanne m, puku kwuru puku ndị Juu kwere ekwe.
Bongo balobi na Polo: "Omoni, ndeko, Bayuda nkoto na nkoto bakomi bandimi.

"Alaeze m abụghị nke ụwa a.
"Bokonzi na ngai ezali ya mokili oyo te.

Jekọb kwuru, sị: "Amatụdịghị m na m ga-ahụ ihu gị, ma, lee, Chineke emewo ka m hụkwa ụmụ gị.
Yakobo alobaki boye: "Nakanisaki te ete nakomona elongi na yo, kasi talá Nzambe atiki ete namona mpe bana na yo." - Eba.

"Ọ bụ n'efu ka ha na-efe m ofufe, n'ihi na ha na-ezi ihe mmadụ nyere n'iwu ka ọ bụrụ ozizi. '"
Bazali kokoba kosambela ngai kaka mpamba, mpo mateya oyo bazali koteya ezali nde mibeko ya bato.'

Ọ̀ bụ n' aka ụmụ ha ka ọ̀ bụ n' aka ndị bịara abịa ?
Na bana na bango to na bato mosusu?

26 Mgbe ahụ, ị ga-amalite ịsị, 'Anyị riri ma ṅụọ ihe ọṅụṅụ n'ihu gị, ị kụziri n'okporo ámá anyị.'
26 Bongo bokoloba: "Toliaki mpe tomelaki na yo, mpe oteyaki na babala-bala na biso!"

9 o meghịkwa ka ọ dị iche n'etiti anyị na ha. ebe ha wereworo okwukwe mee ka obi ha dị ọcha.
9 Mpe, atiaki bokeseni te kati na biso na bango, pamba te apetolaki mitema na bango na nzela ya kondima.

38 Nke a bụ ihe ukwu na ihe mbụ enyere n'iwu.
38 Oyo nde mobeko ya liboso mpe oyo eleki monene.

Nikọdimọs sịrị ya: " Olee otú a pụrụ isi mụọ mmadụ mgbe o mere agadi ?
"Nikodeme atuni ye: "Ndenge nini moto akoki kobotama mbala ya mibale, soki akómi mobange?

Mkpụrụ obi ọ bụla nke na- adịghị ege Onye Amụma ahụ ntị , a ga- ebibi ya kpamkpam n' etiti ndị m .
Mpe ekosalema ete moto na moto oyo akoyokela te profeta ona akokatama mosika uta o ntei ya bato.

Ọ sịrị: "Nna unu maara ihe ndị na-akpa unu tupu unu arịọ ya.
Pamba te, Tata na bino ayebi soki bozali na posa ya eloko nini, liboso ete bosenga ye yango!

20 Bilie, gbadaa soro ha, n'enweghị obi abụọ; n'ihi na ezigawo m ha."
20 Telema, kita, mpe kotia tembe te mpo na kokende na bango; pamba te ngai moto natindi bango.

Olee otú mbilite n'ọnwụ Jizọs si dị iche ná ndị e nwere tupu ya abịa n'ụwa?
Na nini lisekwa ya Yesu ekeseni na misusu oyo esalemaki liboso?

Anyị agaghị enwe ike ịmatacha ihe niile ndị mmụọ ozi na-eme taa.
Tokoki koyeba te makambo nyonso oyo baanzelu bazali kosala lelo oyo.

Gịnị ka ịmara Chineke na Ọkpara ya pụtara?
Koyekola koyeba Nzambe mpe Mwana na ye elimboli nini?

N' ihi na n' ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara n' aha m , anọ m n' ebe ahụ n' etiti ha .
Pamba te esika bato mibale to misato basangani na kombo na ngai, ngai mpe nazali na kati na bango.

E kukwaara nwa ya gaa n' ebe Chineke nọ nakwa n' ebe ocheeze ya dị .
Bongo mwana amemamaki epai ya Nzambe mpe epai ya kiti na ye ya Bokonzi.

M wee hụ ndị mmụọ ozi anọ guzo n'akụkụ anọ, na-ejide ifufe anọ nke ụwa nke na ọ dịghị ifufe ga-afụ ụwa ma ọ bụ oké osimiri ma ọ bụ megide ihe ọ bụla osisi.
1 Sima ya makambo wana, namonaki baanzelu minei batelemaki na songe nyonso minei ya mokili; bakangaki mipepe minei ya mokili, mpo ete mopepe ata moke te eleka na mokili, to na ebale monene, to na nzete ata moko.

51 Ị chere na m bịara inye udo n'ụwa?
51 Bino bokanisi ete nayaki mpo na komema kimia na mokili?

Ha ajụwo okwu Jehova, olee ụdị amamihe ha nwere?
Babwaki liloba mpenza ya Yehova, bongo bwanya nini bazali na yango?"

Ma nke o bula n'ime ha e nweghi ike ida n'ala, ma o buru na Nna unu amaghi.
Nzokande ata moko na yango ekokwea na nse te bongo Tata na bino ayeba te.

Mana otu n'ime ha agaghi ada n'ala ma o buru na o bughi uche Nna unu.
Nzokande ata moko na yango ekokwea na nse te bongo Tata na bino ayeba te.

Ọ bụkwa nꞌụbọchị nzọpụta ka m nyeere unu aka."
na mokolo ya lobiko nasalisaki yo."

Ka udo dịrị n' eluigwe , ka otuto dịrịkwa n' ebe kasị elu !
Kimia na Likolo, mpe nkembo na bisika bileki likolo!

30 N'ihi na anyị maara onye ahụ nke sịrị, "Ịbọ ọbọ bụ nke m; M ga -akwụ ụgwọ. "
Pamba te toyebi ye oyo alobaki: Ngai moto nakozongisa mabe; mpe ngai moto nakofuta.

14 Were ya na ị nọ n'ụwa ọhụrụ.
14 Kanisá ete ozali na mokili ya sika.

O kwesịghị ịhapụ ha ka ha ka na-arụ ọrụ n'ụlọ Chineke.
Asengelaki kopekisa bango kosala na ndako ya Nzambe.

Ọ zara , sị: " Ọ malitere kemgbe ọ bụ nwata;
Azongisaki: 'Banda bomwana na ye.

Mmiri nke ga-ezuru ha ga-esi na ya gbapụtara ha niile na anụ ụlọ ha niile.
Bongo ekobimisa mai mingi mpo na bato ná bibwɛlɛ na bango nyonso.'