Mata, ị kweere nke a?"
Marta, eie u xikina mu kiki?'


Gịnị bụ oge ikpe ọnọdụ?
O Kizuua Kia ku Fundisa Ihi?

É-è, ha enweghị okwukwe.
Ene kexile ni kixikanu.

'Onyeikpe Ụwa Dum' Na-eme Ihe Ziri Ezi Mgbe Niile
'O Mufundixi ua Ixi Ioso' u Bhanga o Kima Kia Tokala, Ithangana Ioso

33 Lee, ịdị omimi nke akụ na ụba nke amamihe na ihe ọmụma nke Chineke!
Muene uambe: "O jimbongo ja Nzambi kuvula kuahi!

Obi dị m ụtọ na ị bịara taa n'ihi na e nwere ihe m chọrọ ịjụ gị.
Ua bhange kiambote uéza lelu mukonda nga mesena ku kuibhuidisa kima.

Anyị enweghị ike ịgwa ha okwu, ha enweghịkwa ike ịgwa anyị okwu.
Etu ki tu tena kuzuela nau, ene ué ka tena kuzuela n'etu.

Ọ̀ bụ Chineke kere ụmụ mmadụ, ka hà si n'ụmụ anụmanụ pụta?
O Athu a Bhange Kuala Nzambi Mba mu Iama?

Chetanụ nwunye Lọt.
Lembalalenu o Muhatu'a Lote

Chineke ga-ewepụ ihe ọ bụla na-eme ka mmadụ na-echegbu onwe ya.
Nzambi ua-nda zubha o maka oso ene mu tu bhekela o héle.

Olee otú mbilite n'ọnwụ Jizọs si dị iche ná ndị e nwere tupu ya abịa n'ụwa?
Kiebhi o difukunukinu dia Jezú ki di difu ni difukunukinu dia athu ku dima?

O wee jide dragọn ahụ, na oge ochie agwọ, onye bụ Ekwensu na Setan, ma kee ya agbụ ruo otu puku afọ, na tụbara ya n'ime abis ahụ, mechie ya ma mee ka a akara n'elu ya, na ọ ga-ọ dịghị ihe na-eduhie mba ruo mgbe puku afọ-agwụsị.
"U kuata mudikixi, na kinhoka kiòkulu-ô, muène Diabhu, mba [Satanaji], anga u mu kuta phala a bhange midi ia mivu."

Ma uzọ gba ochichiri,
U twidikisa o njila,

Ọ bụrụkwa na ọ rịọọ ya azụ, ọ ga-enye ya agwọ?
Mba ua mu bhinga mbiji, u mu bhana nhoka?

E mesịa, mgbe ndị agha Sọl na-alọta ka ha busosịrị ndị Filistia agha, ụmụ nwaanyị bụrụ abụ, sị: 'Sọl egbuwo ọtụtụ puku, ma Devid gburu ọtụtụ iri puku.
Kioso o masoladi kia vutuka ku ita ni akua Fidíxa, ahatu embile: 'Saúlu ua jibha jimidi, maji Davidi ua jibha makuinhi a jimidi.'

Nzube Jehova ka bụ na "ndị ezi omume ga-enweta ala, birikwa n'elu ya ruo mgbe ebighị ebi.
"Ixi-phe i xalela ku athu iá a iuka, ene a i lundula, muene mua tunga, o thembu iâ ki ibhu."

Olee otú mbilite n'ọnwụ Jizọs si dị iche ná ndị e nwere tupu ya abịa n'ụwa?
Kiebhi o difukunukinu dia Jezú, ki di difuile ni a mukuá a bhitile ku dima?

Ndị nwụrụ anwụ enweghị ike ikwu okwu, ha enweghịkwa ike ịnụ ihe.
O athu afú ka tena kuzuela, né kuívua.

Mgbe unu ka nwere ìhè ahụ , nweenụ okwukwe n' ìhè ahụ , ka unu wee bụrụ ụmụ nke ìhè .
Pano pomukidi na kitōkeji, lombolai lwitabijo mu kitōkeji, amba mwikale bana ba kitōkeji."

N'afọ 1995, m lụrụ onye na-emepụta fim.
Ku muvu ua 1995, nga kazala ni diiala uexile ni ditenda dia kubhanga jifilme.

Unu echèla na Mu onwem gēbo unu ebubo n'iru Nnam: otù onye di nēbo unu ebubo, bú Moses, onye unu onwe-unu tukwasiworo obi-unu na ya.
Ki kabakalañi ha ku kona ku ba t'ata ku bonisa musa?

Olee Otú Ị Ga-esi Enweta Ndụ Ka Mma?
Kyebhi ki u Tena Kukala ni Mwenyu wa Beta-o-Kota?

N'ihi na oge awa na-abịa mgbe ndị nile dị n'ili ga-anụ olu Ọkpara Chineke.
Kuma kumbi dí diza, dia oso ala mu jimbila kuívua o dízui diê, ni ku tunda-mu.'

[3] Anụkwara m oke olu si nꞌocheeze ahụ kwuo okwu sị, "Leenụ!
'[poxolo Nzuá] anga uívua dízui dia suina dia mu tunda bhu kiandu, dixi: Talesa, kindala o balaka ia Nzambi iala mu'axaxi ka athu!

N' ikpeazụ , Josef gwara ụmụnne ya , sị: " Abụ m Josef .
Mu kusukáko, muéne uixi: 'Eme ngi Zuze.

Nwaanyị ahụ wee sị ya: 'Nna anyị ukwu, nye m mmiri ahụ!
O muhatu uambe, 'Ngana,' 'ngi bhane o menha iá!

Ebe ahụ ka ha nọgidere tutuu ruo mgbe Herọd nwụrụ.
Ene a tungu mu ixi ia Ijitu katé kiafu Helode.

Ọ ga -eji mmụọ nsọ na ọkụ mee unu baptizim.
Muène ua kà mi batizala ni Nzumbi Ikôla ni túbhia."

ka m wee hụ ma ò nwere ụzọ m ga- esi nweta mbilite n' ọnwụ bu ụzọ site ná ndị nwụrụ anwụ .
Kihona a ka taha ku na, mi na, ni ka mu zusa kwa bafu ka lizazi la mafelelezo.

" Ọ sịkwara: "Ọtụtụ n'ime ha ka nọ ruo ugbu a, ma ụfọdụ adawo n'ụra ọnwụ.
Muéne ua zuela ué: "Ku en'ió, ala-ku kota, ala hanji ni muenhu, suke amoxi-ku-phe afu ue kiá."

"Anyị na-achọ ka anyị na-eme ihe n'eziokwu n'ihe niile.
"Tua mesena kubhanga mu kidi o ima ioso."

"N'oge ikpeazụ, a ga-enwe oge dị oké egwu, nke tara akpụ.
'Mu izuua isukidila-ku kua-nda kuíza jithembu jabhonzo.

Ì kweere na "okwu ndị a kwesịrị ntụkwasị obi, bụrụkwa eziokwu"?
O kuila u xikina kuila o "maka iá a kidi, a tokala ku a dielela?"

Olee ihe ị ma banyere ụmụ nwoke ndị a?
Ihi i uejiia ia lungu ni maiala enhá?

Ebee ka okwukwe unu gara?"
O kixikanu kiê kiala kuebhi?'

N'afọ 2009, ndụ Cheri gbanwere kpamkpam.
Ku muvu ua 2009, o muenhu ua Cheri ua lunguluka.

I nwewo di ise, nwoke nke gị na ya bikwa ugbu a abụghị di gị.
Mukonda ua kexile kiá ni mala atanu, o ió uala-nê kindala ki muadi uê.'

He ga -eji mmụọ nsọ na ọkụ mee unu baptizim.
Muène ua kà mi batizala ni Nzumbi Ikôla ni túbhia."

"Abụ m ụzọ, eziokwu na ndụ.
"Eme ngi njila, ngi kidi, ngi muenhu.

Ka onye ọ bụla nụrụ ịkpọ oku ha kpọkuokwa ndị ọzọ sị ha, "Bịa!"
Maji uoso ue uívua im'íii, ele: "Izá!"

Umu, nāṅanu nti okwu ndi muru unu n'ihe nile, n'ihi na nka bu ihe nātọ ezi utọ nime Onye-nwe-ayi.
'Enu mu an'a, belesele-nu jitat'a jenu mu ima ioso, kuma kiene kia mi fuama mu ukidistá, o Ngana ué ki mu uabhela kiambote.'

ma gbakụta na-ekweghị ekwe.
Sur bhi kafir taal bhi kafir,

Ma ugbu a, setịpụ aka gị metụ ihe niile o nwere ka ị hụ na ọ ga-akpọ gị iyi n'ihu gị."
Maji zènga hanji ngó o lukuaku lué u mu kuate ku ioso iala na-iu, utale se ka-nda ku ku xonguena bhu pholo iê."

Ọ bụrụ na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ, olee ebe ha ga-ebi?
Se o afu a-nda kua fukunuka, kuebhi kua-nda kala ene?

Noa mere nnọọ ihe Chineke kwuru.
Kienhiki, kiene kia bhangele Noué kála kia mu tumine Nzambi.

Ọ ga-eji Mmụọ Nsọ na ọkụ mee unu baptizim.
Muène ua kà mi batizala ni Nzumbi Ikôla ni túbhia."

O nwedịrị ike ị hụtụbeghị Baịbụl e dere n'asụsụ Hibru mbụ.
Nange tundé kia ku vuala, nuka ua muene Bibidia mu dimi dia Hebalaiku.

Na elu igwe na uwa
Ku dyulu ni mu ixi,

Sọl wee jụọ, sị: 'Gịnị ka m ga-eme, Onyenwe m?
Kienhiki Saúlu uebhula: 'Ihi nga tokala ku bhanga, Ngana?'

'Iji Mara Ma Ihe Ndị A Kụziiri Ha Hà Dị Otú Ahụ'
'Ku Mona se o Ima Íii Kia mu i Tanga Kiene ki ia Tokala'