M ga-enye gị ndụmọdụ, anya m ga-adị n'ebe ị nọ."
Mono ta pesa nge ndongisila ntangu disu na mono ke tala nge."


Ọ̀ bụ na ị maghị na m nwere ikike ịhapụ gị , nweekwa ikike ịkpọgide gị n' osisi ?
Nge zaba ve nde mono ikele na kiyeka ya kubika nge, ye nde mono ikele na kiyeka ya kukoma nge?

Ee , ana m asị unu , ọ bụ onye karịrị nnọọ onye amụma .
Ee, mono ke kutubila beno, ye kuluta mbikudi.

Ha wee sị, "Ee e, anyị anụbeghị na mmụọ nsọ dị."
Ye bo [tubaka] na yandi: Kansi beto me waka ve kutubama kana Mpeve Santu ikele.

17 Ọ bụrụ na onye ọ bụla achọọ ime uche ya, ọ ga-ama banyere ozizi ahụ, ma ò si n'aka Chineke, ma ọ bụkwanụ ma ọ bụrụ na mụ onwe m na-ekwu okwu n'onwe m.
17 Kana muntu zola kusala luzolo na yandi, yandi ta zaba sambu na malongi kana yo ikele ya Nzambi, to kana mono ke kutuba katuka na mono mosi.

Ọ̀ bụ na otú e si kee mmadụ adịghị akụziri unu na ọ bụrụ na nwoke enwee ogologo ntutu isi , ọ bụụrụ ya ihe ihere;
14 Mpila ya kimuntu kibeni ke kulonga beno ve nde, kana bakala ikele na nsuki ya nda, ikele nsoni sambu na yandi?

Lee na unu pụrụ ịkọwa ihu eluigwe, ma unu apụghị isite nꞌihe ịrịba ama ndị a unu na-ahụ anya kọwaa ihe oge a anyị nọ nꞌime ya pụtara.
Beno zaba kuswasisa ilungi ya zulu; ye beno lenda ve [kusala luswaswanu] ya bidimbu ya ba ntangu?

20 Ya mere, unu ga -amata ha site na mkpụrụ ha.
20 Yo yina beno ta kuzaba bo na ba mbuma na bo.

I nwere okwu nke ndụ ebighi ebi, 69 anyị ekwerewokwa ma mara na ị bụ Onye Nsọ nke Chineke. "
Nge ikele na ndinga ya luzingu ya mvula na mvula; 69 ye beto beto ke kwikila ye beto zaba nde, nge ikele Santue ya Nzambi.

"Kwere n'onye nwe ayi Jisos, agazoputa kwa gi, gi onwe gi na ezi na ulo gi."
31 Ye bo tubaka: Kwikila na Mfumu Yezu, ye nge ta kuguluka, nge ti nzo na nge.

Ọ̀ bụ na ị maghị na m nwere ikike ịhapụ gị, nweekwa ikike ịkpọgide gị n'osisi?
Nge zaba ve nde mono ikele na kiyeka ya kubika nge, ye nde mono ikele na kiyeka ya kukoma nge?

Ị ga-ahụ ihe ịtụnanya karịrị ndị a."
Nge ta mona mambu ya nene kuluta yai."

a wụrụọlẹ hụn gi ụlọ!"
Tala, bo me yambudila beno nzo na beno."

Dị nnọọ ka Nna m ziteworo m , mụ onwe m na- ezigakwa unu .
Bonso Tata tindaka mono, mono mpi ke kutinda beno.

20 Ọbuná n'oge a ka amuru Mozis, o we di nma n'anya Chineke; ya onwe-ya zutara n'ulo nna-ya ọnwa atọ.
20 Na ntangu yina butukaka Mose, ye yandi vandaka kitoko48 na meso ya Nzambi; ye bo sansaka yandi ngonda tatu na nzo ya tata.

24:17 Na ọ sịrị ha, "Gịnị bụ ihe ndị a okwu, nke ị na-atụle ha na ibe, dị ka ị na-eje ije na ndị mwute?"
17 Ye yandi tubaka na bo: Inki mambu yai ya beno ke kutuba kati na beno na kutambulaka, ye beno ikele na kiadi?

18 O kpekwara ekpere ọzọ, eluigwe wee mee ka mmiri zoo, ala wee mịa mkpụrụ ya.
18 Yandi wavutuka sambila, zulu diavana mvula, ntoto wabuta mbutu miandi.

Jehova , ruo ole mgbe ka m ga na- eti mkpu enyemaka , ma ị dịghị anụ ya ?
"O Yehowa, tii nki ntangu mono fwete dila sambu na kulomba lusadisu, kansi nge ke wa ve?

Ha wee sị: " Asaa , na obere azụ̀ ole na ole .
Ye bo kutuba: Nsambwadi, ti ndambu ya mbisi ya fioti.

18 Mana a sị m, ọ bụ na ha anụbeghị?
18 Kansi mono ke kutuba: Bo kuwaka ve?

Ka udo dịrị n' eluigwe , ka otuto dịrịkwa n' ebe kasị elu !
Ngemba na zulu, ye nkembo na bisika ya kuluta zulu!

11 Mgbe ụbọchị atọ na ọkara ahụ gasịrị,+ mmụọ nke ndụ nke si n'ebe Chineke nọ banyere n'ime ha,+ ha wee guzo n'ụkwụ ha, oké egwu wee jide ndị na-ahụ ha.
11 Na nima ya bilumbu yina tatu ti ndambu, mpeve ya luzingu yina katukaka na Nzambi kotaka na kati na bo,+ ebuna bo telamaka, mpi boma mingi simbaka bantu yina monaka bo.

14 Onye ahu gēto Mu onwem: n'ihi na Ọ gēwere n'ihe nkem, kọ-kwa-ra unu ya.
14 Yandi yina ta kembisa mono; sambu yandi ta kubaka yina ikele na mono, ye ta zabisa beno yo.

maka nnukwu ụbọchị!
Kilumbu na nge ya nene,

Wetaranụ m mkpụrụ ego dinarịọs ka m lee .
Beno natila mono denali mosi, nde mono kumona yo.

"Ma okporo ndi ezi omume di ka igwe ututu ututu n'egosiwanye ike ruo mgbe chi bọrọ."
Nzila ya bantu ya lunungu kele bonso nsemo yina ke landa kukuma mingi (18)

6 Asim unu, na ihe kariri ulo uku Chineke nọ n'ebe a.
6 Kansi, mono ke kutuba na beno nde: Ikele awa na kima mosi ya kuluta tempelo na nene.

33 Ndi-ozi we were ike uku gbaa àmà bayere nbilite-n'ọnwu nke Onye-nwe-ayi Jisus.
33 Ye ba ntumwa vandaka kuta kimbangi ya lufutumuku ya Mfumu Yezu; ye dienga ya nene vandaka na bo yonso.

ònye nāku ubi-vine, nādigh-eri kwa nkpuru-ya?
Nani ke kuna kilanga ya vinu ye ke kudia mbuma na yo ve?

27 Unu onwe-unu gāb͕a kwa àmà, n'ihi na Mu na unu nọ site na mbu.
27 Ye beno mpi, beno ta kuta kimbangi; sambu nde tuka luyantiku beno ikele ti mono.

Mmụọ ọjọọ ahụ nọ nꞌime nwoke ahụ zara sị ya, "Aha m bụ ìgwe, nꞌihi na anyị dị ọtụtụ."
Ye yandi kutuba na yandi: Mono ikele na zina Lengio, sambu beto ikele mingi.

Nwaanyị ahụ wee sị ya: " Kwuo ka ụmụ m ndị ikom abụọ a nọdụ ala , otu onye n' aka nri gị , otu onye n' aka ekpe gị , n' alaeze gị .
Yandi kutuba na yandi: Tuma nde bana na mono yai zole, kuvanda, mosi na diboko na nge ya kibakala ye mosi na diboko na nge ya kinketo, na kimfumu na nge.

Ùnu amaghị na m ghaghị ịnọ n'ụlọ nna m?
Keti beno kezaba ve nde mono fwete vanda na nzo ya Tata na mono?'

Jisus nka, Onye anapuru n'ebe unu nọ rigo n'elu-igwe, gābia n'otù aka ahu dika unu kiriri Ya ka Ọ nāga n'elu-igwe.
Yezu yai, yina tombulamaka na zulu katuka na beno na zulu, ta kwisa mutindu mosi nde beno monaka yandi kukwenda na zulu.

20 Na mgbe ndị ikom ahụ bịakwutere ya, ha sịrị, "Jọn Onye Na -eme Baptizim zitere anyị ka anyị bịakwute gị, na -asị, 'Ọ bụ gị bụ onye ahụ na -abịa, ka anyị ga -achọ onye ọzọ? '"
20 Ye bantu ntangu, ya bo kwisaka na yandi, tubaka: Yowani mbotiki me kutinda beto na nge, na kutubaka: Keti nge ikele yina ke kwisa, to beto fetele kukinga ya nkaka.

Ụkwụ ndị liri di gị nọ n' ọnụ ụzọ , ha ga- ebupụkwa gị .
Tala, makulu ya ba yina zikaka bakala na nge ikele na kielo, ye bo ta kunata nge mpi.

25 Mgbe ha hụrụ ya n'ofe oké osimiri ahụ, ha jụrụ ya, sị, "Rabaị, olee mgbe ị bịara ebe a?"
25 Ye ya bo monaka yandi na simu ya nkaka ya nzadi mungwa, bo tubaka na yandi: Labi, inki ntangu nge kwisaka awa?

Otú ọ di, mb͕e Nwa nke madu gābia, Ọ̀ gāhu okwukwe n'elu uwa?
Kansi ntangu Mwana ya muntu ta kwisa, yandi ta kukuta lukwikilu na ntoto?

M ga-enyekwa gị ihe ị na-arịọghị, ma akụ̀ ma ebube.
Ebuna mono kepesa nge mpi ata bima yina ya nge melomba ve: na kimvwama na nkembo.'

Ya mere ha siri ya, Ọ dighi mb ase ayi nụrụ ma Mọ Nsọ di.
Ye bo [tubaka] na yandi: Kansi beto me waka ve kutubama kana Mpeve Santu ikele.

Baịbụl kwuru na a "gaje inwe mbilite n'ọnwụ nke ma ndị ezi omume ma ndị ajọ omume.
Biblia ke tuba nde: "Bantu ya lunungu ti bantu ya kukonda lunungu ta futumuka."

6:3 Ya mere, ụmụnna, chọọ n'etiti onwe unu maka ndị ikom asaa n'ime ezi àmà, juputa na Mọ Nsọ na amam-, bụ ndị anyị nwere onye na-elekọta ọrụ a.
3 Beto sosa mpi, ba mpangi, bantu nsambwadi kati na beno, yina kuvanda na kimbangi [ya mbote], ya kufuluka na Mpeve Santu ye na ngangu, ya beto ta kutula na diambu yai.

Ọ bụ ihe ihere ikwu okwu banyere ihe ndị na-amaghị Chineke na-eme na nzuzo.
12 Sambu mambu yina bo ke salaka na kinsweki, yo kele nkutu nsoni na kutubila yo.

"'Amaara m ọrụ gị.
"Mono Me Zaba Bisalu na Nge"

O wee sị: 'Jehova na-ewesa anyị iwe n'ihi na nna anyị hà edebeghị iwu ndị e dere n'ime akwụkwọ a.
Na nima yandi tubaka nde: 'Jéhovah mewila beto makasi sambu beto kezitisa ve minsiku na yandi yai mesonama na mukanda yai.'

"M na-agwa gị na taa ị ga-anọnyere m na paradaịs."
Yezu silaka ngondi nde: "Nge ta vanda ti mono na Paladisu."

21 Iwu a ka anyị nwere n'aka ya: onye ọ bụla hụrụ Chineke n'anya ga -ahụkwa nwanne ya n'anya.
21 Tuena nsikudukusu yayi yatuka kwa yandi: uzolanga Nzambi, bika kazola mpangi andi mpe.

Ma, ka ụbọchị atọ gachara, ha hụrụ ya n'ụlọ nsọ.
Kansi, na nima ya bilumbu tatu, bo monaka yandi na tempelo!

Anyị enweghị ike ịgwa ha okwu, ha enweghịkwa ike ịgwa anyị okwu.
Beto lenda solula ti bo ve, mpi bo lenda solula ti beto ve.

24 Chineke bụ mmụọ, ndị na-efe ya aghaghị ife ofufe na mmụọ na n'eziokwu. "
24 Nzambi ikele mpeve, yo fetele nde ba yina ke fukimina yandi, kufukimina yandi na mpeve ye na kieleka.