24:32 Na ha sịrị ibe ha, "Ndi na obi anyị adịghị ọku nime ayi,, mgbe ọ na-ekwu na ụzọ, na mgbe o meghere anyị Akwụkwọ Nsọ?"
Maisye atĩĩ: "Ngoo sitũ itinew'a muutĩa yĩla ũnũũneenaa naitũ nzĩanĩ, aitũvuanĩsya maandĩko?" - Luka 24:32.
Naanị nke a ka m chọpụtara , na ụmụ mmadụ ziri ezi mgbe ezi Chineke kere ha , ma ha onwe ha echepụtawo ọtụtụ atụmatụ .
Sisya, ũndũ ũla nonete nĩ ũũ: Ngai nĩwombie mũndũ e mũlũngalu; ĩndĩ nĩmamanthaa makosokoso maingĩ."
, a ga-emekwa ka mba niile zukọta n'ihu ya, ọ ga-ekewapụkwa ndị mmadụ n'ebe ibe ha nọ, dị nnọọ ka onye ọzụzụ atụrụ si ekewapụ atụrụ n'ebe ewu nọ.
Yesũ akasilĩla andũ onthe na 'kũmavathany'a aa na aya, tondũ mũĩthi ũvathanasya malondu na mbũi.'
Olee otú mbilite n'ọnwụ Jizọs si dị iche ná mbilite n'ọnwụ ndị bu ya ụzọ?
Ũthayũũkyo wa Yesũ waĩ kĩvathũkany'o ata na mothayũũkyo ala maĩ mbee wake?
(Ndị Efesọs 6:1) Mụta ihe n'aka Chineke.
(Aeveso 6:1) Ĩmanyĩsye kumana na ngelekany'o ya Ngai.
O si otu a mee nꞌihi na ọ dịghi ihe nyịrị Chineke ime."
Kwoou nũkwona, vai ũndũ Ngai ũtatonya kwĩka.'
Nke a bụ iwu nke mbụ, bụrụkwa iwu kachasị iwu nile.
Ũu nĩw'o mwĩao ũla mũnene na wa mbee.
Gịnị bụ oge ikpe ọnọdụ?
Mũthenya wa Sila Nĩ Kyaũ?
Umu, nāṅanu nti okwu ndi muru unu n'ihe nile, n'ihi na nka bu ihe nātọ ezi utọ nime Onye-nwe-ayi.
Syana, mew'ei asyai menyu maũndũnĩ onthe, nũndũ ũu nĩwendeeasya nthĩnĩ wa Mwĩaĩi.
7 Pọl dere banyere Ọkpara Chineke, sị: "E si n'aka ya jiri ihe mgbapụta tọhapụ anyị, site n'ọbara nke onye ahụ, ee, mgbaghara nke njehie anyị, dị ka obiọma [Jehova] dị ukwuu nke na-erughịrị mmadụ si dị.
7 Vaulo aandĩkie ũũ aiweta Mwana mwendwa wa Yeova: "Nthĩnĩ wake [Yesũ] twĩ na wovosyo witũ kwondũ wa nthakame yake, ũekeo wa mavĩtyo maitũ, kwĩanana na ũthwii wa mumo wake [Yeova]."
Ọ zaa ekpere anyị, okwukwe anyị ga-esikwu ike.
Na ĩndĩ ĩla mboya sitũ syasũngĩwa, mũĩkĩĩo witũ nũendeeaa kũlũlũmĩla.
"Nọrọnụ n'ịhụnanya Chineke." - Jud 21
"Ĩyĩkalyei ene wendonĩ wa Ngai." - Yuta 21
Ùnu amaghị na m ghaghị ịnọ n'ụlọ nna m?
Mũyĩsĩ kana naĩlĩte kwĩthĩwa nyũmbanĩ ya Asa wakwa?'
33 Lee, ịdị omimi nke akụ na ụba nke amamihe na ihe ọmụma nke Chineke!
Aisye ũũ aveveewe nĩ veva mũtheu: "A! kyũngũ kya ũthwii wa ũĩ na ũmanyi wa Ngai! motw'ĩo make matamanyĩka, na nzĩa syake itamanthĩka!" - Alo.
Ị Ga-alụsoli Setan Ọgụ ma Merie
No Ũkitane na Satani na Ũkamũsinda!
Obi ga-atọ Onyeàmà Jehova ahụ ụtọ ka gị na ya kpaa ya.
Akatanĩa kũneena naku ĩũlũ wa maũndũ asu.
N'afọ niile m jere ozi, enweghị m ụgbọala.
Myaka yonthe ĩla naaĩthĩwa ũthũkũminĩ wa ĩvinda yonthe ndyaaĩsa kwĩthĩwa na ngalĩ yakwa.
N' oge na- adịghị anya , onye ajọ omume agakwaghị anọ;
Vatiele ĩvinda ĩnini, na mũthũku ndakethĩwa . . .
Dị ka ihe atụ, ndị nwunye kwesịrị ịnọ n'okpuru di ha, ụmụaka anọrọ n'okpuru ndị nne na nna ha.
Kwa ngelekany'o, iveti syĩĩtwe nĩsyĩnyivĩsye aũme masyo, nasyo syana syĩĩtwe imenyivĩsye asyai masyo.
O bu n'obi ka ụmụ ha mụta ụmụ, ruo mgbe ụmụ mmadụ ga-eju n'ụwa.
Ngai endaa syana syoo o nasyo isyaane na vaiendeea ũu nginya ĩla nthĩ ĩkausũa andũ.
N' ihi na anyị hụrụ kpakpando ya mgbe anyị nọ n' ebe ọwụwa anyanwụ , anyị bịara ịkpọrọ ya isiala .
Nĩtwonie ndata yake wumĩlonĩ wa syũa, na nĩtwooka kũmũthaitha."
'Onyeikpe Ụwa Dum' Na-eme Ihe Ziri Ezi Mgbe Niile
Ĩvinda yonthe "Mũsili wa nthĩ yonthe" ekaa ũla waĩle
E bu ụzọ kee ụmụ anụmanụ tupu e kee mmadụ.
Nyamũ syoombiwe mũndũ atanamba kũmbwa.
Dị ka ihe atụ, anyị nwere ike ịsị, "Ka anyị hụ ihe Onye kere anyị kwuru gbasara ihe a."
Kwa ngelekany'o, no twasye, "Eka twone woni wa Mũmbi witũ ĩũlũ wa kĩĩ tũũneenea."
Mụ na nwunye m n'afọ 2011
Nĩ na kĩveti kyakwa mwakanĩ wa 2011
A ga -achịkọta mba niile n'ihu ya, ọ ga -ekewakwa ndị mmadụ na ibe ha dị ka onye ọzụzụ atụrụ si ekewapụ atụrụ na ewu.
Yesũ akasilĩla andũ onthe na 'kũmavathany'a aa na aya, tondũ mũĩthi ũvathanasya malondu na mbũi.'
Olee otú Chineke na ndị ọzọ si rụkọọ ọrụ iji mezuo uche ya?
Andũ amwe matethasya wĩa na Ngai ata ĩla waendeee kwĩanĩsya kwenda kwake?
(Jọn 8:44) Ọ chọwara ka e fewe ya ofufe otú ahụ a na-efe Chineke.
(Yoana 8:44) Nĩweethĩiwe na mea ma kwenda kũthaithwa o na kau Ngai e weka no we waĩle kũthaithwa.
Unu onwe unu bụ nke nna unu bụ Ekwensu, na agu ihe ojo nke nna gị
"Inyw'I, mwi ma ithe wenyu, ndevili, na wendi wa ithe wenyu niw'o wendaa kwika.
(Ndị Hibru 13:4) Ọ kpọrọ ịgba alụkwaghịm asị.
(Aevelania 13:4) Nũmenete kũthasya mũtwaano, kana mũleano.
ná ndụ gị:
thayũnĩ waku:
36 Ya mere ọ buru na Ọkpara gēme ka unu pua n'orù, unu gābu ndi puworo n'orù n'ezie.
36 Kwoou ethĩwa Mwana nũkũmũthasya, mũkeethĩwa kwa w'o mwĩ athasye.
" Ọ sịkwara: "Ọtụtụ n'ime ha ka nọ ruo ugbu a, ma ụfọdụ adawo n'ụra ọnwụ.
O na asyokie ongela vinya ũndũ ũsu ĩla waisye atĩĩ: "Aingĩ moo me o kw'o kũvika o na yu, ĩndĩ amwe nĩmakomete."
Ka alaeze niile nke ụwa na-ekweta na naanị gị bụ Onyenwe anyị. "
Nĩvo ĩndĩ mbaĩ syonthe ikamanya kana we wĩ weka nue Ngai.'
Ihe ọjọọ nke ụbọchị nke ọ bụla ezuworo ya.
Mũthenya nĩwĩanĩwe nĩ ũthũku waw'o.'
Achọghị m ịnụ ihe ọ bụla gbasara okpukpe gị ọzọ.
Ndienda kwĩw'a ũndũ ũngĩ ĩũlũ wa ndĩni ĩsu yaku.
Ọ̀ bụ Chineke kere ụmụ mmadụ, ka hà si n'ụmụ anụmanụ pụta?
Andũ moombiwe nĩ Ngai kana maumie nyamũnĩ?
Olee ebe ndị m ga-emekwu nke ọma?'
Naĩle kwĩka moalyũku maũndũnĩ meva?'
17 Beere ibeere kan.
17 Kwĩka ũndũ twatavw'a.
Anyị enweghị ike ịgwa ha okwu, ha enweghịkwa ike ịgwa anyị okwu.
Tũitonya kũneena namo, o namo maitonya kũneena naitũ.
Gịnị ka anyị kwesịrị ịmụta n'otú Ebreham si ghọọ enyi Chineke?
Twĩĩmanyĩsya kyaũ twasũanĩa ũndũ Avalaamu watw'ĩkie mũnyanyae wa Ngai?
Meri wee sị ya: 'Nwa m, gịnị mere i ji mee anyị otú a?
Ĩndĩ Meli asya: 'Mwana, ũtwĩkie ũu nĩkĩ?
O kwuru, sị: "Ọ dịghị anya, mụ amata na ihe banyere m anaghị emetụ ọtụtụ ndị n'obi.
Aĩtye ũũ aililikana ĩvinda yĩu: "Ĩla navikie nĩnoonie kana andũ aingĩ mayaũnganaa nakwa.
Ebe ahụ ka ọ nọ lụọ mama m, ha amụọkwa m n'afọ 1953.
E ku nĩw'o watwaie inyia wakwa, na nasyawa mwaka wa 1953.
36 Ya mere, ọ bụrụ na Ọkpara ahụ emee ka unu nwere onwe unu, unu ga-enwere onwe unu n'ezie.
36 Kwoou ethĩwa Mwana nũkũmũthasya, mũkeethĩwa kwa w'o mwĩ athasye.
Baịbụl sịrị na "onye nwere okwukwe n'Ọkpara ahụ nwere ndụ ebighị ebi."
Mbivilia yaĩtye kana "ũla wĩtĩkĩlaa [kana, ũmũĩkĩĩaa] ũ Mwana e na thayũ ũtathela."
Eze anyị bụ́ Jizọs Kraịst ka na-azụkwa anyị.
Mũsumbĩ witũ, Yesũ Klĩsto, no ũendeee kũtũmanyĩsya.
41 Unu onwe-unu nālu ọlu nna-unu.
41 Inyw'ĩ mwĩĩka maũndũ ala ĩthe wenyu wĩkaa."
Ma, ka ụbọchị atọ gachara, ha hụrụ ya n'ụlọ nsọ.
Ĩndĩ ĩtina wa mĩthenya ĩtatũ, mamwĩthĩa ĩkalũnĩ!
Ighuko ndi nke-Ya,
Hamwe na andũ ake,