"Ku ne kuka tsaya tare da ni a gwaje-gwajen da na sha.
" Otú ọ dị , ọ bụ unu rapaara m n' ahụ́ n' ọnwụnwa m dị iche iche;
56; wannan (Muhammadu) mai gargaɗi ne kamar irin mãsu gargaɗi na farko.
53:56 Nke a bụ a warner si warners oge ochie .
26] "Idanun Ubangiji suna wurin masu adalci."
26] "Anya Jehova dị n'ebe ndị ezi omume nọ."
Na cuce ku ne ta wurin wani daga cikin waɗanda na aiko a gare ku?
M̀ rigburu unu site n' aka onye ọ bụla n' ime ndị ahụ m ziteere unu ?
14; Ashe, bai sani ba cewa Allah Yanã gani?
96:14 ke enye amaghị na Allah na-ahụ ?
"Itacen sanin nagarta da mugunta."
"Osisi ịma ihe ọma na ihe ọjọọ."
Amma in wanzu cikin jiki, shi ya fi wajabta saboda ku.
Otú ọ dị , ọ dị mkpa karị ka m nọgide n' anụ ahụ́ n' ihi unu .
Dukanmu mun ji cewa sau miliyan.
Anyị niile anụla otu nde ugboro.
Nikodimus ya yi tambaya, ya ce, "Yaya za a haifi mutum saʼad da ya tsufa?
Nikọdimọs sịrị ya, "Olee otu a ga -esi mụọ mmadụ mgbe o mere agadi?
Kuma me ya sa ake wannan bã ni, har da uwar Ubangijina za ta zo gare ni?"
Ya mere , olee otú o si bụrụ na m nwetara ihe ùgwù a , na nne nke Onyenwe m bịakwutere m ?
20 Tashi, ka sauka, ku tafi tare, ba da wata shakka ba, domin ni ne na aiko su."
20 Bilie, gbadaa soro ha, n'enweghị obi abụọ; n'ihi na ezigawo m ha."
Ya amsa ya ce, "An aiko ni wurin ɓatattun tumakin Israʼila ne kaɗai."
Jisọs sịrị nwanyị ahụ, "Ezitere m nanị inyere ndị Juu aka, ndị bụ atụrụ furu efu nke Izirel."
Bayan samun [kwanakin lokuta] na hutu biya a shekara [shekara ta tanadi], Ina so in ɗauki [yawan kwanakin] iznin barin lokaci daga [ranar] zuwa [kwanan wata].
N'ịbụ ndị nwetaworo [ụbọchị ole na ole] nke ezumike ịkwụ ụgwọ n'afọ [akwụkwọ mkpesa], m ga-achọ [ụbọchị ole na ole] ịhapụ ụbọchị ahụ site na [ụbọchị] ruo [ụbọchị].
"Duk kuma wanda ya karɓi ƙaramin yaro kamar wannan a cikin sunana ya karɓe ni ne.
onye ọ bụla nke na- anabata nwatakịrị dị otú a n' aha m na- anabatakwa m .
Irin abin ban dariya... Ina tsammanin har yanzu ina da asusun Royal Bank na Kanada a can.
Ofdị ihe ọchị... Echere m na m ka nwere akaụntụ Royal Bank nke Canada n'ebe ahụ.
"Don me kuke ce da ni, 'Ubangiji, Ubangiji,' amma ba kwa yin abin da na faɗa?
"Gịnị mere unu ji na-akpọ m Onyenwe anyị, Onyenwe anyị, ma unu adịghị eme ihe m gwara unu?
Amsa: "Mun kuma sani Ɗan Allah ya zo, ya ba mu basira mu san Allah na gaskiya.
Azịza: "Anyị makwaara na Ọkpara Chineke bịara wee nye anyị ọgụgụ isi ka anyị mara ezi Chineke.
Ba za ku iya tuna da mu ba, amma muna tuna ku!
I nwere ike ichetaghị anyị, ma anyị na-echeta gị!
My abõkaina biyu sa'an nan ya ce da ni, 'Wannan shi ne gonar Aidan, kuma lalle ne wurin zama. "
My abụọ enyi mgbe ahụ gwara m, 'Nke a bụ Ogige Ubi nke Iden na na gị bụ obibi.'
Kuma babu wani mai ceto banda ni.
Na e nweghịkwa onye nzọpụta na e wezụga m.
Madadin haka, zai aiwatar da Providence, koda a lokacin jarabawa, tsammãninku, za ku iya haƙuri.
Kama, ọ ga-eme ya Providence, ọbụna n'oge ọnwụnwa, nke mere na ị ga-enwe ike idi ya.
Amma in Ruhu ne yake bishe ku, ba ku ƙarƙashin Doka ke nan.
ma ọ bụrụ na Mmụọ Nsọ na -edu unu, unu anọghị n'okpuru iwu.
Saboda Ubangiji, ku yi biyayya ga kowace hukumar da aka kafa cikin mutane: ko ga sarki, a matsayi wanda ya fi iko,
N' ihi Onyenwe anyị , doonụ onwe unu n' okpuru ihe niile mmadụ guzobere: ma ọ̀ bụ eze , dị ka onye dị elu ,
A can ya "zauna ga hannun dama na Allah" yana jira ya karɓi mulki.
N'ebe ahụ, ọ 'nọdụrụ ala n'aka nri Chineke' ma na-echere ka ọ nata ikike ịbụ eze.
Duk da haka muna ƙara gargaɗe ku, ʼyanʼuwa, ku yi haka sau da sau.
Ma anyị na- agba unu ume , ụmụnna anyị , ka unu na- eme ya n' ụzọ zuru ezu karị ,
'Ya'yan' yan kasashen waje ba za su sha ruwan inabi, ga abin da kuka yi wahala a kanta. "
Ụmụ ala ọzọ ga-bụghị ṅụọ mmanya gị, nke ị dogbuworo. "
Saboda haka ya yi da dukan jama'a na Ammonawa.
Ọ bụkwa otú ahụ ka o mere obodo niile nke ụmụ Amọn .
Amma Ruhu ɗaya yana yin dukan waɗannan abubuwa, yana rarraba ga kowannensu daidai yadda ya so.
Ihe ndị a niile na -enye ike site n'otu mmụọ nsọ, onye na -ekenye onye ọ bụla n'otu n'otu dịka ọ chọrọ.
Saʼan nan suka gaskata Nassi da kuma kalmomin da Yesu ya yi.
Ha wee kwere n'Akwụkwọ Nsọ na n'okwu Jesu kwuru.
"Don me kuke ce da ni, 'Ubangiji, Ubangiji,' amma ba kwa yin abin da na faɗa?
Ma gini mere unu nākpọm, Onye-nwe-ayi, Onye-nwe-ayi, ma unu emeghi ihe nile M'kwuru?
15:42 Sabõda haka, shi ne kuma tare da tashin matattu.
15:42 N'ihi ya, ọ bụ na-na mbilite n'ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ.
Kuma me ya sa ake wannan bã ni, har da uwar Ubangijina za ta zo gare ni?"
""Ma olee otú nke a ime m, na 'nne nke Onyenwe m' gābiakutem?""
(Matt 24: 14) Babu shakka, bayin Allah za su yi shelar saƙon hukunci mai wuya.
(Matt 24: 14) Obi abụọ adịghị ya, ndị Chineke ga-akpọsa ozi ikpe dị egwu.
Gama ta wurinsa dukanmu za mu iya zuwa gun Uba ta wurin Ruhu guda.
N'ihi na site n'aka ya anyị abụọ nwere ohere n'otu mmụọ nye Nna.
Wanene ba ya yin imani da Jahannama, azaba ta har abada, ko rashin mutuwa ta ruhu?
Olee ndị na-ekweghị na hel, mmekpa ahụ ebighị ebi, ma ọ bụ anwụghị anwụ nke mkpụrụ obi?
Kai, su masu kaciya ma ba su kiyaye Doka ba, duk da haka suna so a yi muku kaciya don su yi taƙama kan an yi muku kaciya.
N' ihi na ndị ahụ e biri úgwù adịghịdị edebe Iwu ahụ , kama ha na- achọ ka unu bụrụ ndị e biri úgwù ka ha wee nwee ihe ha ga- eji na- anya isi n' anụ ahụ́ unu .
Da tsada fa aka saye ku, kada ku zama bayin mutane.
E ji ihe dị oké ọnụ ahịa zụta unu; kwụsịnụ ịbụ ohu mmadụ .
Kuma ba wanda yakan so shan sabon ruwan inabi bayan ya sha tsohon, don yakan ce, 'Ai, tsohon ya fi kyau.' "
Ọ dịghị onye ọ bụla nke ṅụrụ mmanya ochie nke na- achọ nke ọhụrụ; n' ihi na ọ na- asị , ' Nke ochie ahụ dị mma .
a kan zunubi, domin mutane ba su gaskata da ni ba.
Banyere mmehie, n'ihi na ha ekweghị na m (Jesus).
Wa ya shige gabanku da ba za ku yi biyayya da gaskiya ba?
Ònye gbochiri unu ịnọgide na- erubere eziokwu ahụ isi ?
Ga kowanne munafuki, kuma kowannensu mugaye ne, kuma kowane bakin yayi magana wauta.
N'ihi na onye ọ bụla bụ onye ihu abụọ, na onye ọ bụla bụ ajọ, na ọnụ ọ bụla kwuru ihe nzuzu.
Tsawon rai yana hannunta na dama; A hannunta na hagu akwai wadata da daraja.
Ogologo ndụ dị n' aka nri ya; akụnụba na ùgwù dịkwa n' aka ekpe ya .
Na san abin da kake nufi, Tony.
Tony m maara ihe ị na-ekwu, Tony.
23 Ka tambayi kanka, 'Shin ina bauta wa Allah a hanyar da yake so kuwa?
23 Jụọ onwe gị, sị, 'Àna m efe Chineke otú ọ chọrọ?'
Shin ban fi ku a 'ya'ya maza goma ba?"
N' ebe ị nọ , ọ̀ bụ na akaghị m ụmụ ndị ikom iri mma ?
Ina faɗa muku cewa wani wanda ya fi haikali yana a nan.
Ma ana m agwa unu na onye dị ukwuu karịa ụlọ nsọ ukwu Chineke nọ nꞌebe a.
Ina aike shi yǎ koma gare ka-shi da yake zuciyata.
onye m'nēzighachiri gi, ya onye-ya, nke ahu bu, obi nkem:
Jama'ar Isra'ila kuwa suka cinye manna har shekara arba'in, har suka isa ƙasar da take zaune.
Ụmụ Izrel wee rie mana ruo afọ iri anọ , ruo mgbe ha batara n' ala ndị mmadụ bi .
11:27 Kuma wannan zai zama alkawarina a gare su, sa'ad da zan dauke da zunubansu. "
11:27 Nke a ga-ọgbụgba ndụ m maka ha, mgbe m ga-ewerekwa ha mmehie ha. "
Ya zabi shi, kuma ya yi alkawarin yin masa daga cikin babban al'umma.
Ọ rọputara ya, ma kwe nkwa na ya ime ka ọ buru nnukwu mba.