Kojugu daminɛna dugukolo kan tuma min na Sutana ye ngalon fɔlɔ tigɛ.
Ihe ọjọọ malitere n'ụwa mgbe Setan ghara ụgha mbụ.
3O kama balimaw, aw yɛrɛ ka mɔgɔ wolonwula woloma aw cɛma minw sɔɔn ka ɲi, ni hakili b'u fɛ, ni Nii Senuman.
Kama, umu-nna-ayi, chọputanu n'etiti unu ndikom asa ndi ab͕ara ha ezi àmà, ndi juputara na Mọ Nsọ na amam-ihe, ndi ayi gēme ndi-isi n'ọlu a di nkpà.
24 Nka Ala ye minnu wele, Yahutuw ni siya wèrèw kòni, olu ɲè na, Krisita ye Ala ka sebaaya ani Ala ka hakilitigiya de ye.
1:24 Ma na-adịrị ndị a na-akpọ, Juu na ndị Grik, Kraịst bụ n'onye ahụ nke Chineke na amamihe nke Chineke.
39Tuma jumɛn an y'i ye n'i bananin be, walima n'i be kaso la n'an tagara bɔ i ye k'i dɛmɛ?›
Olee mgbe anyị hụrụ gị ka ị na- arịa ọrịa ma ọ̀ bụ ka ị nọ n' ụlọ mkpọrọ , anyị wee bịakwute gị ?
17Kalanden bi wolonwula ni fila nunu segira ni nisɔndiya ye ka n'a fɔ Yezu ye ko: "Matigi, i tɔgɔ barika la, hali jinaw tun te se ka ban an ka fɔta ma."
17 Mmadụ iri asaa na abụọ ahụ ji ọṅụ laghachi, sị, "Onyenwe anyị, ọbụna ndị mmụọ ọjọọ na-edo onwe anyị n'okpuru anyị n'aha gị!"
22Aw k'aw yɛrɛ kɔlɔsi kojugu sifa bɛɛ ma.
22 Zere ụdị ihe ọjọọ ọ bụla.
38 Sɔgɔmada joona fɛ, mɔgɔw bɛɛ tun bɛ taga lajɛn a kɔrɔ Alabatosoba kɔnɔ ka a ta karan lamɛn.
Mmadụ niile na- abịakwutekwa ya n' ụlọ nsọ n' isi ụtụtụ ịnụrụ okwu ya .
1Kuntigiw, koo minw ka ɲi ani minw bɛnnin lo, aw fana k'o kɛ aw ka jɔɔnw ye, aw ka l'a la ko kuntigi dɔ be aw fana fɛ arijana na.
Unu ndị bụ́ nna ukwu , na- emerenụ ndị ohu unu ihe ziri ezi na ihe dị mma , ebe unu maara na unu nwekwara Nna Ukwu n' eluigwe .
2 Ni an bè Ala kanu ka a ka ci fòlenw mara, an b'a dòn o de fè ko an bè Ala denw kanu.
Anyị pụrụ isite nꞌụdị ịhụnanya anyị nwere nꞌebe Chineke nọ ya na ụdị nrube isi anyị na-erubere ya mata na anyị hụrụ ụmụ Chineke nꞌanya.
Nuhan de tɛrɛ mɔɔ telenni ri.
Noa bụkwa "onye na-ekwusa ezi omume.
69Nga, kabini sisan, Mɔgɔ Dencɛ bena sigi Setigi Ala kinibolo fɛ."
Otú ọ dị , site ugbu a gaa n' ihu , Nwa nke mmadụ ga- anọdụ ala n' aka nri dị ike nke Chineke .
O y'a sɔrɔ Yuhana tun ma bla kaso ra fɔlɔ.
n' ihi na a tụbabeghị Jọn n' ụlọ mkpọrọ .
25 U ye Zan ɲininga tugu ko: "Ni e te Ala ka Mɔgɔ wolomanin nin ye, ni e te Eli ye, walima kiraba, e do be mɔgɔw batize mun na?" 26 A y'u jaabi ko: "Ne kɔni be mɔgɔw batize jii la.
Ndị a wee jụọ Jọn sị: "Gịnị mere i ji eme ndị mmadụ mmirichukwu, ma ọ bụrụ na ị bụghị Kristi ahụ, ma ọ bụ Ịlaịja; ị bụghịkwa Onye Amụma Ahụ"?
28Ni mɔgɔ o mɔgɔ ye Musa ka sariya cɛn, ni seere fila, walima saba, sɔrɔla k'a fɔ ko tiɲɛ lo, o tigi ka kan ka faga, u man kan ka makari a la yɛrɛ.
Onye ọ bụla leghaara Iwu Mozis anya na-anwụ n'enweghị ọmịiko na akaebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ gbara.
Ɲɛyirali fɛ, an be se k'a fɔ ko: "An k'a filɛ an Danbaga be min fɔ o koo la."
Dị ka ihe atụ, anyị nwere ike ịsị, "Ka anyị hụ ihe Onye kere anyị kwuru gbasara ihe a."
Sarakalasebagaw kuntigiba ye Etiyɛni ɲininga ko: 'Mɔgɔ nunu b'i jalakira koo minw na, tiɲɛn lo wa?'
Onyeisi nchụàjà wee jụọ Stivin, sị: 'Ihe ndị a hà bụ eziokwu?
39 Ne cibaa sago filè nin ye ko, a ye minnu di ne ma, olu si kana tunun ne ma, nka ne ka u lakunun ɲènamaya kama laban don na.
Ma nka bu ihe Onye ziterem nāchọ, ka M'ghara itufu ihe ọ bula nime ihe nile O nyeworo m, kama ka M'me ka o si n'ọnwu bilie n'ubọchi ikpe-azu.
4Nga an kisibaga Ala y'a ka ɲumanya n'a ka kanuya yira mɔgɔw la tuma min na,
Otú ọ dị , mgbe e mere ka obiọma na ịhụnanya nke Onye Nzọpụta anyị , bụ́ Chineke , nwere maka mmadụ pụta ìhè ,
Ne bena bɔnɛ min lase u ma, u si tena bɔ o la, u si tena to nii la.
Ha apụghịkwa igosi gị na ihe ndị ha na- ebo m ebubo ha ugbu a bụ eziokwu .
1 N badenmailu, ai siyaman ma kan ka kɛ karanmɔɔilu ri, baa ai ka a lɔn ko andeilu mɛnilu ye mɔɔilu karanna, an na kiti ri gbɛlɛya ka tamin mɔɔ tɔilu ta la.
Ụmụnna m , ọ bụghị ọtụtụ n' ime unu kwesịrị ịbụ ndị ozizi , ebe anyị maara na anyị ga- anata ikpe ka ukwuu .
1An be baara kɛra ni Ala ye, o le kosɔn an b'aw daali ko Ala ye nɛɛma min kɛ aw ye, aw kan'a to o be kɛ gwansan ye,
Ma, dika ndi ayi na Ya nālukọ ọlu, ayi nāriọ kwa unu ka unu ghara inara amara Chineke n'efu,
37 N'o y'a sɔrɔ ni ne te n Faa ka kɛwaliw kɛ, aw kana la ne la.
37 Ọ bụrụ na mụ adịghị arụ ọrụ Nna m, unu ekwerela m.
39Tuma jumɛn an y'i ye n'i bananin be, walima n'i be kaso la n'an tagara bɔ i ye k'i dɛmɛ?›
Olee mgbe anyị hụrụ ka ị na-arịa ọrịa ma ọ bụ nọ n'ụlọ mkpọrọ wee bịakwute gị? '
6 Ne b'a fò aw ye ko dò bè yan min ka bon Alabatosoba ye.
6 Asim unu, na ihe kariri ulo uku Chineke nọ n'ebe a.
Ni a ko ka di Ala ye, Ala ka a tila sa, k'a masòrò a ko a ye Ala Denkè ye."
Ọ nātukwasi obi-Ya na Chineke; ka Ọ dọputa Ya ub͕u a, ọ buru na Ọ nāchọ Ya: n'ihi na Ọ siri, Abum Ọkpara Chineke.
"Aw ka to Ala ka kanuya la." - Zude 21
"Nọrọnụ n'ịhụnanya Chineke." - Jud 21
22 Aw fana bè jò ɲògòn fè ale la ka kè Ala sigi yòrò ye Ni Senu barika la.
N'ime ya a na -ewukọkwa unu ọnụ ịbụ ebe obibi Chineke site na Mmụọ.
Tiɲɛ na, n'i lar'a la i dusu la, Ala b'i jati mɔgɔtilennin ye, n'a bɔra i daa la, i be kisi.
N'ihi na obi okwukwe bụ ezi omume; na-ejikwa onu kwuputa ga-azọpụta.
37 Ne y'a dòn ko aw ye Ibrahima bònsònw ye, o bèè n'a ta aw bè cogo ɲini ka ne faga, katuguni aw ma sòn ne ka kuma ka sigi yòrò sòrò aw kònò.
37 Mu onwem matara na nkpuru Abraham ka i bu, ma i nāchọ uzọ ib͕um, n'ihi na okwum adighi-ahu nime gi.
Taga hɛrɛ la, i kɛnɛyanin ka to."
Laa n' udo , gbakee n' ọrịa ọjọọ nke na- arịa gị .
9Yala a bena barika la o baaraden ye bari a y'a ka baara kɛta kɛ wa?
Ọ ga-ekele nwodibo ahụ n'ihina o mere ihe a gwara ya?
nga a nana waasa ka yeelen le koo fɔ.
8 Ya onwè-ya abughi Ìhè ahu, kama ọ biara ka o we b͕ara Ìhè ahu àmà.
18 Ni mɔgɔ min y'a jigi la a kan, o tigi kisira kiti ma, nga ni min m'a jigi la a kan, o tigi jalakira ka ban bari a ma sɔn ka la Ala Dencɛ kelenpe la.
18 Ekpeghi onye kwere na Ya ikpé: ekpewo onye nēkweghi na Ya ikpé ub͕u a, n'ihi na o kweghi n'aha nke Ọkpara Chineke muru nání Ya.
2 ani muso damani fana, Yezu tun ye jina gwɛn ka bɔ minw dɔw la, ka dɔw kɛnɛya: Magidalaka Mariyamu, Yezu tun ye jina wolonwula gwɛn ka bɔ min la,
tinyere ụmụ nwaanyị ụfọdụ a chụpụrụ ndị mmụọ ọjọọ n' ahụ́ ha , gwọọkwa ọrịa dị iche iche , ya bụ , Meri onye a na- akpọ Magdalin , bụ́ onye mmụọ ọjọọ asaa si n' ahụ ya pụta ,
34 Ne t'a ɲini mògò ka ne seereya kè, nka ne bè nin kow fò walisa aw ka kisi.
34 Ma àmà nke Mu onwem nānara esighi n'ọnu madu puta: otú ọ di, ihe ndia ka M'nēkwu, ka ewe zọputa unu.
8- Ni Isirayɛlidenw tun donna lafiɲɛyɔrɔ nin na Zozuwe sababu la, Ala tun tena lafiɲɛlon wɛrɛ kuma fɔ tugu.
8 n'ihi na ọ bụrụ Jọshụa mere ka ha zuru ike, Chineke agaraghị ekwu maka ụbọchị ọzọ ma emechaa.
37 N'o y'a sɔrɔ ni ne te n Faa ka kɛwaliw kɛ, aw kana la ne la.
37 Ọ bụrụ na anaghị m arụ ọrụ Nna m, ekwela na m;
A ni a badenmailu tɛ bɛn."
Ọ̀ bụ na anyị amaghị ụmụnne ya ndị nwanyị, ndị anyị na ha nọ nꞌebe a?"
EBURUW 10:28 _ Ni mɔgɔ o mɔgɔ ye Musa ka sariya cɛn, ni seere fila, walima saba, sɔrɔla k'a fɔ ko tiɲɛ lo, o tigi ka kan ka faga, u man kan ka makari a la yɛrɛ.
28 Onye ọ bụla nke wepụrụ iwu Mozis nwụrụ na -enweghị ebere na akaebe nke ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ.
A ye dɛmɛ min kɛ ne ye k'an to Efɛzi, ele yɛrɛ b'o kala ma ka tɛmɛ bɛɛ kan.
Ị maara nke ọma banyere ozi niile o jere n' Efesọs .
6Ne b'a fɔ aw ye ko mɔgɔ be yan min ka fisa ni Alabatosoba ye.
Ma ana m agwa unu na onye dị ukwuu karịa ụlọ nsọ ukwu Chineke nọ nꞌebe a.
4A gɛrɛfɛmɔgɔw y'a fɔ a ye ko: "I be Ala ka sarakalasebagaw kuntigiba le nɛni wa?"
Ndị guzo ya n' akụkụ sịrị: " Ị̀ na- ekwujọ nnukwu onye nchụàjà nke Chineke ?
Ne bena bɔnɛ min lase u ma, u si tena bɔ o la, u si tena to nii la.
Ha apughi kwa igosi gi ihe ha nēbom ebubo ub͕u a.
Aw ka ɲògòn ka kow muɲu ni kanuya ye.
n'obi di ume-ala na idi-nwayọ nile, n'ogologo ntachi-obi, nānagiderita ibe-unu nime ihu-n'anya;
Yezu y'a fɔ tugun ko: "Nga ɲamɔgɔ caaman bena kɛ kɔmɔgɔw ye, kɔmɔgɔ caaman bena kɛ ɲamɔgɔw ye."
"Ma ọtụtụ n'ime ndị mbụ ga-abụ ndị ikpeazụ, ndị ikpeazụ ga-abụkwa ndị mbụ."
11 A filè, Kisibaa bangera aw ye bi Dawuda ka dugu la, o ye Matigi ni Krisita ye.
11 N'ihi na Onye -nzọpụta ka amụrụ nye unu taa n'obodo Devid, onye bu Kraist Onye nwe anyi.
23 I yɛrɛ ɲininga ko: "Yala ne be Ala bato i ko a b'a fɛ cogo min na wa?"
23 Jụọ onwe gị, sị, 'Àna m efe Chineke otú ọ chọrọ?'
22 Aw fana bè jò ɲògòn fè ale la ka kè Ala sigi yòrò ye Ni Senu barika la.
Ọ bụkwa nꞌime Kraịst ka a na-ewusi unu ike dị ka e si ewusi ndị ọzọ ike, ka unu nile bụrụ ebe obibi nke Chineke site na Mmụọ Nsọ.
7 N terisɔbɛw, ne te cikura sɛbɛnna k'a ci aw ma, nga cii kɔrɔman lo, min fɔra aw ye kabini a daminɛtuma na.
Ndị m hụrụ n' anya , ihe m na- edetara unu abụghị iwu ọhụrụ , kama ọ bụ iwu ochie nke unu nụrụ site ná mmalite .
Cɛɛ ye Yezu jaabi ko "ale sera k'o bɛɛ bato, ko mun b'ale jɛn tugu"?
Nwoke ahu we si, Ihe ndia nile ka m'debere, gini fọduru m?