Yehova Kalunga kenu mwakamikatwila kapolofweto wamuli vandumbwenu, wakufwana nge ami, kaha mukamwivwililenga. - Lushi.
Jehova bụ́ Chineke gị ga-esi n'etiti ụmụnne gị họpụtara gị onye amụma nke dị ka mụ onwe m - ya ka unu ga-ege ntị. - Diut.
Okwo kuli vavali chipwe vatatu navakungulukila muliji na lyami, ami nangupwanga navo hamwe.
""N'ihi na ebe madu abua ma-ọbu atọ zukọworo n'aha m, m na-ahụ n'etiti ha.""
Vamwe vamba ngwavo apwile mutu wamwaza, veka ngwavo apwile kapolofweto.
Ụfọdụ ndị sịrị na ọ bụ ezigbo mmadụ, ndị ọzọ asị na ọ bụ onye amụma.
Chizavu Cha Ndungo Wamwenemwene wa Kukanyama Iya?
Nye Bụ Ohu ahụ Kwesịrị Ntụkwasị Obi, Onye Nwekwara Uche?
Kuhichila muli ove tanga yosena vakamafuchi osena hamavu navakapwa vakukisula, mwomwo hakwononoka chove kuli ami."
Ọ bụkwa site ná mkpụrụ gị ka mba niile nke ụwa ga- agọzi onwe ha n' ihi na i gewo ntị n' olu m .
Milimo muka vazachilenga vangelo kushikulu?
Gịnị ka ndị mmụọ ozi mere n'oge ochie?
Yika yalingiwile kuli ana ja Alama?
Gịnị mere ụmụ Adam?
Sau nawa kake kallo fina-finai?
Ugboro ole ka ị na-ekiri ihe nkiri?
Tuli nakumilomba muhulise Vinjiho jaYehova vamikafwe mulinangule vyuma asaka Kalunga kuli enu mangana mumulemesenga mujila yakwoloka.
Anyị na-agba gị ume ka ị gwa Ndịàmà Jehova ka ha nyere gị aka ịmata ihe Chineke chọrọ n'aka gị ka i wee nwee ike ife ya n'ụzọ ọ na-anakwere.
Shimbu lika akwa-tuvwalu aputukile kuzomboka cho?
Olee mgbe ndị ahụ na-agba ịnyịnya ndị ahụ malitere ịgba?
Niga unu mwimwe unu katula okwongesha chita chimwi ku bhulame bhwaye?
Ònye nꞌetiti unu pụrụ itinye otu nkeji nꞌogologo ụbọchị nke ndụ ya site nꞌichegbu onwe ya?
Yehova atengele tunyama shimbu kanda atenge mutu.
E bu ụzọ kee ụmụ anụmanụ tupu e kee mmadụ.
Ndi mulenjilenji, lumwi le ndatuwi,
O wee ruo n' ụtụtụ , n' oge e ji achụ àjà ọka , lee !
Apwile nawa navana vamalunga vatanu navavali, vamapwevo vapwile vatatu.
O wee nweekwa ụmụ ndị ikom asaa na ụmụ ndị inyom atọ .
7"Nakukapwa myaka yazala yakalombolombo."
7"A ga-enwekwa ụkọ nri."
Chipwe Satana neye kanachinyingika.
Ọbụna Setan maara nke ahụ.
Yesu ambile ngwenyi: "Vatu vosena navakatachikiza ngwavo enu mwapwa mutumbaji twami kachi nge namulizanganga mwenumwenu."
Jizọs sịrị: "Mmadụ niile ga-eji nke a mara na unu bụ ndị na-eso ụzọ m, ma ọ bụrụ na unu enwee ịhụnanya n'etiti onwe unu."
Shina Zambi kakwocha atu mu kahia muze hafwa nyi?
Chineke ọ̀ na-ata ndị ọjọọ ahụhụ n'ọkụ ala mmụọ ma ha nwụọ?
Lizu ngwalyo: 'Ami yami Yesu, uze unakuyanjisa.'
'Jehova we, 'Abụ m Jizọs, onye ị na-akpagbu.
Navevwa kuwaha kumilumbunwinavyo kanawa.
Obi ga-atọ Onyeàmà Jehova ahụ ụtọ ka gị na ya kpaa ya.
Kuchi Kuchi Land
Nchi kwa ka I si n a otara gi aru
Kaha naye Maliya alwezele vangamba, "Lingenu mweshomwo mwamilweza."
"5 Nne ya wee sị ndị na-eje ozi," Ihe ọ bụla ọ gwara unu mee, meenụ ya.
Mazu enyi amba ngwawo: "Ove Ya, kachi nge weji kulamanga jishili, ove Yehova, kachi iya mwemana kumeso ove?"
O kwuru, sị: "A sị na ọ bụ njehie ka ị na-ele, Jaa, Jehova, ònye pụrụ iguzo?
Ndi mulenjilenji, lumwi le ndatuwi,
Onye jiri ụtụtụ tụtụwa, mgbe chi na-ejila ya atụtụjuo ụkpa.
Lijina lyenyi ikiye Yehova, kaha ashika ngwenyi: "Vaka-kwoloka navakaheta mavu, kaha navakatwamangaho haya myaka yosena."
" Chineke, onye aha ya bụ Jehova, kwere nkwa na "ndị ezi omume ga-enweta ụwa, ha ga-ebikwa n'elu ya ruo mgbe ebighị ebi.
11 Talenu vasona vavanene vapwaha ngana ngunasoneka kuli enu nalivoko lyami ami ivene.
11 Leenụ otú m si jiri aka m were mkpụrụ akwụkwọ dị okpotokpo detara unu akwụkwọ.+
Nawanuka, Kalunga avalwezele ngwenyi navakafwa kachi nge navakalya kumutondo umwe.
Cheta na Chineke dọrọ ha aka ná ntị na ha ga-anwụ ma ha rie mkpụrụ nke otu osisi.
Nyikotemu amwihwile ngwenyi, "Mutu mwahasa ngachilihi omu nakolo lyehi?"
"4Nikọdimọs sịrị ya, "Olee otu a ga -esi mụọ mmadụ mgbe o mere agadi?
Ikiye atongwelenga lwola lwakuputuka kulwa jita nakusakula vaze vatelele kulwa jita, keshi vatuko.
Ma, ọ bụ Chineke ji aka ya kpebie ndị ga-alụ agha ndị ahụ na mgbe ha ga-alụ ya, ọ bụghị ndị mmadụ.
19 Oloze Petulu naYowano vavakumbulwile ngwavo: "Yulenu enu vavene, numba nge chakwoloka kumeso aKalunga kumivwilila enu kuhambakana kwivwilila Kalunga.
19 Ma Pita na Jọn zara ha, sị: "Kpebienụ n'onwe unu ma ò ziri ezi n'anya Chineke ige unu ntị kama ige Chineke ntị.
Alioze waze apwile ni kukombelela mahamba jacho shimbu kanda apwa akwa-Kristu, te kakunyonga ngwo kulia yifwo yacho chili ngwe kuwayila mahamba.
Ma, ndị ọzọ nọbu na-ekpere arụsị ndị ahụ chere na mmadụ rie ụdị anụ ahụ, onye ahụ ekpeerela arụsị.
Mweji Kwivwanga Ngachilihi? 77.
Olee Otú Ọ Na-adị Gị? 77.
Apwile nawa navana vamalunga vatanu navavali, vamapwevo vapwile vatatu.
Ọ mụtakwara ụmụnwoke asaa na ụmụnwaanyị atọ.
Lumbununa. (b) Vyuma muka vafwelela vatu hali Yesu?
Kọwaa. (b) Gịnị ka ndị mmadụ kweere banyere Jizọs?
Chakutalilaho, achitale havyuma asonekele Mateu.
Dị ka ihe atụ, tụlee ihe Matiu dere.
(trg) ="13"> Lote kanguhwishile kulinga vyuma vize vamulwezele kulingako .
37: 133 Lot, kwa, bụ n'etiti ndị ozi .
Iya ahanjikile chuma kanechi kushikulu?
Onye gwara nke a ogologo oge gara aga?
Yesu akindulwishile kuyoya chize ajimbalishile Alama.
Jizọs si otú a nye anyị ihe ahụ Adam tụfuru.
Ngocho ambile kuli vakiko ngwenyi: "Uno ou mutwe namazu vasonekaho vyeya?"
O wee sị ha: " Ihe a ọ̀ bụ onyinyo onye na aha onye ?
Katweshi kuhasa kuhanjika navoko, kaha navakiko nawa kaveshi kuhasa kuhanjika nayetuko.
Anyị enweghị ike ịgwa ha okwu, ha enweghịkwa ike ịgwa anyị okwu.
9 Kaha nawa kanda namuvulukanga mutu hano hamavu ngwenu senuko, mwomwo Senu+ apwa umwe kaha, Uze wamwilu.
9 Unu akpọkwala onye ọ bụla nna unu n'elu ụwa, n'ihi na otu onye bụ Nna unu,+ ya bụ, Onye nke eluigwe.
Kanda naulizakaminako, mwomwo nguKalunga kove.
Elegharịla anya n'ụjọ, n'ihi na abụ m Chineke gị.
Kukuminyinako, uze pwevo nawa afwile.
N' ikpeazụ , nwaanyị ahụ nwụkwara .
Ngocho ambile kuli vakiko ngwenyi: "Uno ou mutwe namazu vasonekaho vyeya?"
O wee sị ha: "Ihe a ọ̀ bụ onyinyo onye na aha onye?"
Ami ngweji kuli twaminanga kulya kavali mu chalumingo, ngwechi kuhananga chakweseka mulikumi kufumisa ku vyami ngweji kukwatanga."
Ana m ebu ọnụ ugboro abụọ n' izu , ana m enye otu ụzọ n' ụzọ iri nke ihe niile m nwetara .
Oloze kachi nge mutu mwatambuka naufuku, mwahukana, mwomwo kumunyika kacheshi muli ikiyeko."
Ma ọ buru na madu ejeghari n'abali, ọ nāsu ngọngọ, n'ihi na ìhè adighi nime ya.
Mwomwo kuzuvo yami ngulina vandumbwami vatanu, ngunasake ayenga akavalweze kuchina naveza muno mu chihela nakuyanda."
Ọ sịrị, 'Mgbe ahụ, nna, m na-arịọ gị ka i ziga ya nnam house- n'ihi na m nwere ụmụnna ise-ka o wee dọọ aka ná ntị ha, ka ha ga-emekwa abata ebe a na-emekpa mmadụ.'
Uze kapolofweto afumine kuYuta ahonene kulinga vyuma muka, kaha vyuma muka vyafuminemo?
Olee ihe onye amụma ahụ si Juda a na-akpọghị aha ya na Baịbụl na-emeghị, oleekwa ihe ọ kpataara ya?
Nangukakulingisa kupwa umuyachi waunene, nangukakuwahisa, nakufumakanyisa lijina lyove, kahove upwenga umuka-kuwahisa vakwenu.
m ga- emekwa ka ị ghọọ mba ukwu , m ga- agọzikwa gị , m ga- emekwa ka aha gị dị ukwuu; bụrụkwa ngọzi .
Miriam ambile ngwenyi: "Vatutongwele tuzate upayiniya wakulipwila.
Miriam sịrị: "A gwara anyị ka anyị bụrụ ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche.