Aw kòni b'a fè o cè joli hakè ka bin an kan." 29 Pierè ni ciden tòw y'a jaabi ko: "Wajibi don an ka Ala kan minè ka tèmèn mògòw ta kan.
5:29 Ma Pita na ndi-ozi zara, si: "Ọ dị mkpa irubere Chineke isi, karịa ikom.
15 Hɛrɛ Kibaru Duman bɛ labɛnni min di, o ka kɛ aw ka sabara ye.
Meenụ ka njikere unu mgbe nile ikwusa ozi ọma nke udo bụrụ ihe dị ka akpụkpọ e yikwasịrị nꞌụkwụ unu.
O bèè n'a ta, hali u kelen tè bin duguma ni aw Fa Ala ma sòn.
Ma nke o bula n'ime ha e nweghi ike ida n'ala, ma o buru na Nna unu amaghi.
Fangaba tun bè a ka kumaw ni a ka kèwalew la.
N' eziokwu , ọ dị ike n' okwu na n' omume .
15 Tɛ mekɛ ne amuala a yɛsi bɛdabɛ mɔɔ yɛkulo bɛ la anwo abotane a.
15 Ọ bụghị mgbe niile ka anyị na-enwere ndị anyị hụrụ n'anya ndidi.
28 Mɔgɔ min bɛ Musa ka sariya tiɲɛ, o bɛ faga seere fila wala saba ka kuma kosɔn, hinɛ tɛna kɛ a la.
Onye ọ bụla leghaara Iwu Mozis anya na-anwụ n'enweghị ọmịiko na akaebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ gbara.
Zɔhane ati bɛmmasulo, ɔluakɛ bɛsonle bolɛ kpole bɛtɛla nyamenleakatiba dɔɔnwo."
Ya mere, unu atula egwu; ọnu-ahia unu onwe-unu kariri nke ọtutu egwele.
Jɔnkɛ dannamɔgɔ hakiliman ye jɔni ye?
Nye Bụ Ohu ahụ Kwesịrị Ntụkwasị Obi, Onye Nwekwara Uche?
Yesu y'a fò u ye ko: "Ayiwa, sebaaya min b'a to ne bè nin kow kè, ne fana tèna o fò aw ye."
Jisọs zakwara ha sị, "Mụ onwe m agaghị agwakwa unu onye nyere m ike ime ihe ndị a."
O bèè n'a ta, hali u kelen tè bin duguma ni aw Fa Ala ma sòn.
Mana otu n'ime ha agaghi ada n'ala ma o buru na o bughi uche Nna unu.
Fangaba tun bɛ a ka kumaw ni a ka kɛwalew la.
N' eziokwu , ọ dị ike n' okwu na n' omume .
Jɛ jumɛn bɛ tilennenya ni juguya cɛ?
Nꞌihi na gịnị ka ezi omume na ihe ọjọọ nwekọrọ?
Ne bɛ aw ci ka taa i n'a fɔ sagadenw bɛ taa waraw cɛma.
"Ana m ezipụ unu dị ka a ga-asị na ọ bụ atụrụ ka m na-ezipụ nꞌetiti agụ.
11 O de kosòn, a kèra ne bolo wo, a kèra olu bolo wo, an bè min waajuli kè ani aw dara min na, o ko don.
Otú ọ dị , ma ọ̀ bụ m ma ọ̀ bụ ha , otú ahụ ka anyị na- ekwusa , otú ahụkwa ka unu kweere .
Ne tun bɛ sigi Alabatosoba kɔnɔ don o don ka mɔgɔw kalan yen, aw dun ma ne minɛ.
53 Mgbe mụ na unu nọ kwa ụbọchị n'ụlọ nsọ, unu esetịghị m aka.
36 I kana i kali i yèrè kunkolo fana la, k'a masòrò i tè se ka i kunsigi kelen jèya wala k'a fin.
Ejikwala isi gị aṅụ iyi nꞌihi na ị pụghị ime ka otu agịrị isi gị dị ọcha ma ọ bụ dị oji.
Mɔgɔ Denkɛ bɛ na don min na, a na kɛ o cogo la.
Ọ ga-abụ otu ihe ahụ maka ụwa mgbe a kpughere Nwa nke mmadụ (ụbọchị ikpe).
Sariya ni kiraw bɛ a seereya kɛ.
Akaebe ya kwekọrịtara n'Iwu na ndị amụma.
Ɔwɔ, siyaw fana ka Ala don, 30 k'a masɔrɔ min bɛ jo di bolokolenw ma dannaya fɛ, ka jo di bolokobaliw fana ma dannaya barika la, o ye Ala kelenpe de ye.
ma ọ bụrụ n' ezie na Chineke bụ otu , bụ́ onye ga- akpọ ndị e biri úgwù ndị ezi omume n' ihi okwukwe , kpọọkwa ndị a na- ebighị úgwù ndị ezi omume site n' okwukwe ha .
14 A' ye aw jɔ, aw cɛsirilen ni tiɲɛ ye, ka tilennenya nɛgɛdulɔki dɔn aw kan na.
14 Guzosie ike, yikwasịnụ eziokwu nke ọma, yirikwa ihe mgbochi obi nke ezi omume.
64 Nka dɔw bɛ aw cɛma minnu ma dannaya kɛ."
64 Ma ufọdu nime unu nēkweghi ekwe.
18 "Ne tɛna aw to falatɔw ye, ne bɛ na aw yɔrɔ.
18 "Agaghị m ahapụ gị dị ka ụmụ mgbei; A ga m abiakwute gi.
Fa bɛ fɛn o fɛn kɛ, a Denkɛ fana bɛ o yɛrɛ de kɛ.
N'ihi na ihe ọ bụla Nna na -eme, nke ahụ ka Ọkpara ya na -emekwa.
naa Tesaloniki ca fɛnnɛ Arisitariki naa Sekɔndusi,
Ọ bụladị mgbe m nọ na Tesalonika, ụnụ ziteere m enyemaka ugboro ugboro.
Ni i bɛ nin cɛ sɛgɛsɛgɛ, an bɛ a sendon ko minnu na, i na o kow dɔn tiɲɛ ye." 9 Yahutuw sɔnna a sendonni kow ma, ko o kow bɛɛ kɛra ten.
Site n'inyocha ya n'onwe gị ị ga-achọpụta ihe ndị a niile anyị na-ebo ya ebubo ya."
29 Minnu bè kiraya kè, olu la mògò fila wala saba ka kuma, mògò tòw ka o kumaw sègèsègè.
Ndị amụma abụọ ma ọ bụ atọ kwesịrị ikwu okwu, ndị ọzọ kwesịkwara iji nlezianya tụlee ihe a na-ekwu.
ZAKI 5:19 _ N badenw, n'aw dɔ filila ka tiɲɛ sira bila, ni min kɛra sababu ye k'a kɔsegi,
Ụmụnna m , ọ bụrụ na e duhie onye ọ bụla n' etiti unu , o wee hapụ eziokwu , onye ọzọ ewee mee ka ọ lọghachite ,
Min b'a fɛ, o ka ɲɛnamaya ji min gansan.
Onye ọ bụla nke akpịrị na- akpọ nkụ , ya bịakwa; onye ọ bụla nke chọrọ , ya nara mmiri nke ndụ ahụ n' efu .
33 Minnu bè ko ɲuman kè aw ye, ni aw bè ko ɲuman kè olu dama ye, aw na mun tanuli sòrò o la?
33 Ọ buru kwa na unu eme ezi ihe nye ndi n tome ezi ihe nye unu, àha ekele gini diri unu?
38Bari ne jigi b'a la ko hali saya yɛrɛ, walima sijan, walima mɛlɛkɛw, walima jinaw, walima fɛɛn minw be diɲɛ na bii, walima minw bena kɛ yen sini, walima setigiw,
N' ihi na ekwetara m na ọnwụ ma ọ bụ ndụ ma ọ bụ ndị mmụọ ozi ma ọ bụ ọchịchị ma ọ bụ ihe ndị dị ugbu a ma ọ bụ ihe ndị gaje ịbịa ma ọ bụ ike
11 Ne b'a fɔ aw ye ko mɔgɔ caman bɛ na ka bɔ kɔrɔn ni tilebin fɛ, olu ni Ibrahima ni Isaka ani Yakuba na u sigi dumuni la sankolo masaya kɔnɔ.
Ma ana m asị unu na ọtụtụ ndị si n' ebe ọwụwa anyanwụ na n' ebe ọdịda anyanwụ ga- abịa soro Ebreham na Aịzik na Jekọb nọdụ na- eri ihe na tebụl n' alaeze eluigwe;
29Min kɛra kirayako ye, mɔgɔ fila, walima saba ka kirayakuma fɔ, tɔw k'o kɔrɔ sɛgɛsɛgɛ.
Ndị amụma abụọ ma ọ bụ atọ kwesịrị ikwu okwu, ndị ọzọ kwesịkwara iji nlezianya tụlee ihe a na-ekwu.
24 Ne dara a la Matigi la ko sɔɔni ne yɛrɛ bɛ taa bɔ aw ye.
N' ezie , enwere m obi ike n' ime Onyenwe anyị na mụ onwe m ga- abịa n' oge na- adịghị anya .
Nka ne b'a dɔn, ani ne bɛ a ka kumaw mara.
Ma amaara m ya, ma debe okwu ya.
25 Nka min bɛ aw bolo, aw ka o minɛ kosɛbɛ sani ne ka na.
25 Naanị jide ihe i nwere ruo mgbe m ga -abịa.
Yesu y'a fò u ye ko: "Ayiwa, sebaaya min b'a to ne bè nin kow kè, ne fana tèna o fò aw ye."
Jisus we si ha, Mu onwem agaghi-agwa kwa unu aha ike M'ji eme ihe ndia.
Siran kobaw ni taamashyɛnbaw na ye ka bɔ sankolo la.
A ga-ahụ ihe ga-eweta egwu na mbara eluigwe na ihe ngosi dị egwu.
37 K'a masɔrɔ "Waati dɔɔnin na tɛmɛn fɔlɔ, a tuma man jan tun, min ka kan ka na, o bɛ na, a tɛna mɛn.
N' ihi na ọ fọdụrụ " nnọọ nwa oge , " ' onye ahụ nke na- abịa ga- abịarutekwa , ọ gaghịkwa egbu oge .
Mɔgɔ caman tugura a nɔfɛ.
Ma ọtụtụ ndị mmadụ sooro ya.
3 O de kosòn balimaw, aw ka cè woloèula ɲènatòmò aw la, minnu tògò ɲuman bè fò mògòw bèè fè, ni u falen bè Ni Senu ani hakilitigiya la, an na olu don nin baara la.
Kama, umu-nna-ayi, chọputanu n'etiti unu ndikom asa ndi ab͕ara ha ezi àmà, ndi juputara na Mọ Nsọ na amam-ihe, ndi ayi gēme ndi-isi n'ọlu a di nkpà.
Mɔgɔw tena kɛlɛ kɛcogo dege tugu.
Ị gaghị amụta otú e si alụ ọgụ.
24 Ne dara a la Matigi la ko sɔɔni ne yɛrɛ bɛ taa bɔ aw ye.
ma anamatukwasi obim nime Onye-nwe-ayi na mu onwem gābia kwa ọsọsọ.
O kò, u y'a fò Paul ye ko: "An balimakè, i ɲè b'a la ko Yahutu caman-caman kèra dannabaaw ye, u bèè dusu bè sariya ko la.
Mgbe ha nụsịrị ihe a , ha malitere inye Chineke otuto , ha gwakwara ya , sị: " Nwanna , ị na- ahụ ọtụtụ puku ndị kwere ekwe e nwere n' etiti ndị Juu; ha niile na- anụkwara Iwu ahụ ọkụ n' obi .
Ni suw tè kunun, "an ka dumuni kè ka minni kè, katuguni sini an na sa." 33 Aw kana aw yèrèw lafili.
Ọ bụrụ na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ, "ka anyị rie ma ṅụọ, n'ihi na echi ka anyị ga-anwụ."+ 33 Unu ekwela ka e duhie unu.
4 Dugu kònò mògòw kan tilara, u dòw tun bè Yahutuw fè, dòw tun bè cidenw fè.
4 Ma ìgwè ndị obodo ahụ kewara: akụkụ ndị Juu raara ndị ọzọ, ụfọdụ na ndịozi.
1 Ne balimaw, aw caman kana kɛ karamɔgɔ ye, k'a masɔrɔ aw y'a dɔn ko an minnu ye karamɔgɔw ye, kiri na gɛlɛya an ma.
Ụmụnna m , ọ bụghị ọtụtụ n' ime unu kwesịrị ịbụ ndị ozizi , ebe anyị maara na anyị ga- anata ikpe ka ukwuu .
Ni an bɛ ka kɔrɔbaya, an bɛ ɲininkaliw kɛ ka taa a fɛ.
Ka anyị na-etolite, anyị na-anọgide na-ajụ ajụjụ.
Yesu y'a fò u ye ko: "Ayiwa, sebaaya min b'a to ne bè nin kow kè, ne fana tèna o fò aw ye."
Jesu asị ha, Mụ onwe m agaghịkwa agwa ụnụ ike m ji eme ihe ndị a niile.
Ne bɛ aw ci ka taa i n'a fɔ sagadenw bɛ taa waraw cɛma.
Ana m ezipụ unu dị ka ụmụ atụrụ n' etiti anụ ọhịa wolf .
17 E koni, i bɛ i yɛrɛ wele Yahutu, i bɛ i jigi da sariya kan ka i yɛrɛ bonya Ala ko la.
Ma , ọ bụrụ na ị bụ onye Juu n' aha ma na- adabere n' iwu , jirikwa Chineke na- anya isi ,