Lelo lusangukilo lwa Yesu i lwishile namani na nsangukilo mikwabo yābadikile?
Olee otú mbilite n'ọnwụ Jizọs si dị iche ná mbilite n'ọnwụ ndị bu ya ụzọ?


Acikonkezyo cipati wakasyomezya kuli taata Abulahamu,
Ọ ñụụrụ nnanna anyị bụ Abraham iyi,

Nga kanshi nashuka shani ica kuti nyina wa kwa Shikulu ese kuli ine?
Olee otu nke a si rute m aka na nne nke Onyenwe m biara ileta m?

Nihakuba bulyo Tire ni sidoni kazipangiwe sinte kuhita inwe mwinako yekatulo kuhita inwe.
N' ihi ya , ọ ga- adịrị Taya na Saịdọn mfe n' oge ikpe karịa unu .

Acikonkezyo cipati wakasyomezya kuli taata Abulahamu,
bụ́ iyi ọ ṅụụrụ Ebreham bụ́ nna nna anyị ,

Alino ukuya aiteyanye ku kukosola Ilandwe Lisuma lya mutende, nako kuye wa nsapato ku ngazo zinu.
were kwa nkwadebe nke bu ozi ọma nke udo yikwasi n'ukwu-unu;

Alino ukuya aiteyanye ku kukosola ilandwe lisuma lya mutende, nako kuye wa nsapato ku ngazo zinu.
were kwa nkwadebe nke bu ozi ọma nke udo yikwasi n'ukwu-unu;

Yoani wena tali lubuuto.
Jọn nꞌonwe ya abụghị ìhè ahụ.

If efyo bale konsolwela pa membu sha pa mwaka munshiku isho.
Kama nke ahụ , site n' àjà ndị a , a na- echeta mmehie kwa afọ ,

Ka yabe shi, dukan mala'ikunsa, * ku yabe shi, dukan maya}ansa!
Toonụ ya , unu ndị mmụọ ozi ya niile .

Kādipo wa kwibaleka bendelele na kwingila mu njibo ya Leza.
O kwesịghị ịhapụ ha ka ha ka na-arụ ọrụ n'ụlọ Chineke.

kulatupalamisha kuli baLesa na kuli bambi?
na-eme ka anyị na Chineke na ndị ọzọ dịkwuo ná mma?

kutikeni kuli shinwe Israeli.
Na-ege ntị Israel, nna gị.

Ndemweba icine cine nati, Nabapokelela kale icilambu cabo conse.
N' ezie , ana m asị unu , Ha enwetazuwo ụgwọ ọrụ ha .

Nga kanshi nashuka shani ica kuti nyina wa kwa Shikulu ese kuli ine?
Ya mere , olee otú o si bụrụ na m nwetara ihe ùgwù a , na nne nke Onyenwe m bịakwutere m ?

Yesu washilula'mba: "Muntu umo wadi na bana babidi bana-balume.
Jizọs wee sị, ""E nwere otu nwoke bụ onye nwere ụmụ nwoke abụọ.

pano kemwalombele kintu nansha kimo mu dijina dyami.
Ọ dịbeghị ihe unu rịọrọ nꞌaha m.

Le kemwadipo muyukile amba mfwaninwe kwikala mu njibo ya Tata?" 50 Inoko,
Ọ̀ bụ na unu amaghị na m ga- anọ n' ụlọ Nna m ?

muntu ne muntu anangile monka mwamwityile Leza.
Ka onye ọ bụla nọgide dị ka ọ dị mgbe a kpọrọ ya.

Mwe balume, muletemwa abakashi benu kabili mwilaba ne cipyu kuli bena.
Unu ndị bụ́ di , na- ahụnụ nwunye unu n' anya , unu ewesola ha oké iwe .

Penepo ku lusangukilo, le ukekalanga mukaja ani pa bano basamba-babidi?
Ya mere , ná mbilite n' ọnwụ , ònye n' ime mmadụ asaa ahụ ka ọ ga- abụ nwunye ya ?

Kabili ubunte ni ubu, ubwakuti Lesa atupele umweo wa muyayaya, no mweo uyu uuli muli mwana.
Nka bu kwa ihe-àmà: na Chineke nyere ayi ndu ebighi-ebi, na ndu diri Ọkpara-Ya.

Kunyuma kumulonda kabalwe katyila pyā bwa mudilo, utentamine'po i mupebwe lupusa lwa kutalula ndoe pano pa ntanda ponso.
Ịnyịnya nke na-eso ya na-acha uhie uhie, e nyekwara onye na-agba ya ikike iwepụ udo n'ụwa.

Alipaalwa uo mwasala no kumulenga ukupalama" kuli imwe.
Obi ụtọ na-adịrị onye ị họọrọ, nke i mekwara ka ọ bịaruo nso.

Lelo lino insita iiya ilafika, antu yako yonsi yano amazina yao yalembwa mu lupapulo lwakwe Leza yalatuulwa.'"
..." N'oge ahụ, ndị gị ga-alanahụ, onye ọ bụla achọtara ide n'akwụkwọ ahụ."

Bushe itempele lya kwa Lesa ilya mampalanya ni cinshi, kabili ni lilali lyatendeke ukubako?
Gịnị bụ ụlọ nsọ ihe atụ Chineke, oleekwa mgbe ọ malitere?

kale na kale na milomo ya aporofeta ace akulungama,)
Nꞌihi na otu a ka Chineke kwuru site nꞌọnụ ndị amụma ya na mgbe ochie.

Bushe Mulamona "Uushimoneka"? _ Ulwa Kusambililamo
Ị̀ Na-ahụ "Onye A Na-apụghị Ịhụ Anya"?

Ino mbila natambwile'yo kudi Tata."
Iwu a ka m nataworo n'aka Nna m. "

Lelo kemuyukilepo'mba mfwaninwe kwikala mu njibo ya Tata?'
Ùnu amaghị na m ghaghị ịnọ n'ụlọ nna m?

Ifintu fyonse fyacitilwe kuli wene " (Yohane 1:1-3).
E kere ihe ndị ọzọ niile site n'aka ya na maka ya ."

Emo twaishibilo kuti twatemwa abana ba kwa Lesa, pakutemwa Lesa no kunakila amafunde yakwe.
Otú a ka anyị ga- esi mata na anyị hụrụ ụmụ Chineke n' anya , ya bụ , mgbe anyị hụrụ Chineke n' anya , na- emekwa ihe o nyere n' iwu .

Bushe Yehova atusoka shani, ukutulungika no kututungulula?
Olee otú Jehova nwere ike isi dọọ gị aka ná ntị, baara gị mba, ma ọ bụ duzie gị?

Inga umo ishina talisangilwe mwibuku lya mweo aposwa mumulilo (Ukusokolola 20:9-15).
Onye ọbụla nke ahụghị aha ya n'akwụkwọ nke ndụ, aga atụnye ya n'ọkụ"

E fyo cili ku uleibikilo mwine ifyuma no kukanaba uwacindama kuli Lesa.
Otu a ka ọ dị onye ọbụla na-akwadoro onwe ya akụ ma ọ bụghị ọgaranya n'ebe Chineke nọ."

" Lesa lubuuto, na muli wene tamuli imfifi nakalya.
Chineke bụ ìhè, ọchịchịrị ọ bụla adịkwaghị nꞌime ya.

" Lesa lubuuto, na muli wene tamuli imfifi nakalya.
Chineke bụ ìhè, ọchịchịrị ọ bụla adịkwaghị nꞌime ya.

32 Uno Yesu'u Leza wamusangwile, kadi batwe bonso twi batumoni ba uno mwanda.
32Jizọs a ka Chineke kpọlitere n'ọnwụ, nke eziokwu niile anyị bụ ndị akaebe.

Le ulanga'mba uno vese wisambila pa Bulopwe bwa Leza?
Ì chere na amaokwu a na-ekwu banyere Alaeze Chineke?

Inoko, i kutupu nansha umo uponanga panshi pampikwa Shenu
Ma o nweghị otu n' ime ha ga- ada n' ala , Nna unu aghara ịma .

pano kemwaivwanije mobishintulwila?"
Ị ga-aghọtaghị ? '

Nga kanshi nashuka shani ica kuti nyina wa kwa Shikulu ese kuli ine?
""Ma olee otú nke a ime m, na 'nne nke Onyenwe m' gābiakutem?""

kale na kale na milomo ya aporofeta ace akulungama,)
dị nnọọ ka o si n' ọnụ ndị amụma ya dị nsọ nke oge ochie kwuo okwu

Wali uwa cishinka pa tunono.
I kwesịrị ntụkwasị obi n' ilekọta ihe ole na ole .

Ndemweba icine cine, nati, Mu bafyalwa abanakashi tamwaimine uwacila pali Yohane Kabatisha; lelo uwacepesha mu bufumu bwa mu mulu mukalamba kuli wene.
"N'ezie a sị m gị, n'etiti ndị ụmụ nwanyị mụrụ, ọ nweghị onye kpọlitere Jọn Baptist, ma onye dị ala n'alaeze nke eluigwe ka ya ukwuu."

Talapo bidi, bengidi bami bakasepelela, ino banwe mukafwijibwa bumvu.
Ndị ohu m ga- aṅụrị ọṅụ , ma ihere ga na- eme unu .

Intanshi twalilileni ukucita ifyo mulecita nomba, e kuti ukusambilila pali Lesa.
Nke mbụ, nọgide na-eme ihe ị na-eme ugbu a - ịmụ banyere Chineke.

Myanda miyampe ya Bulopwe bwa Leza isapulwanga mu ntanda yonso, enka na mwālaile'kyo Yesu.
A na-ekwusa ozi ọma Alaeze Chineke n'ụwa niile, otú ahụ Jizọs buru n'amụma.

Le lusangukilo lwa Yesu i lwishile namani na lwa boba bāmubadikidile?
Olee otú mbilite n'ọnwụ Jizọs si dị iche ná ndị e nwere tupu ya abịa n'ụwa?

Pa ntanshi yandi takwali Lesa uwabumbilwe, kabili pa numa yandi takwali umbi.
Ọ dịghị Chi a kpụrụ tupu mụ onwe m, ọ dịghịkwa nke sochiri m.