# bem/101999921.xml.gz
# ig/101999921.xml.gz


(src)="1"> Ukwiba Abantu — Kusangwike Ubukwebo bwa mwi Sonde Lyonse
(trg)="1"> Ịtọrọ Mmadụ — Achụmnta Ego Zuru Ụwa Ọnụ

(src)="2"> MU MYAKA 10 iyapitapo , ukwiba abantu nakwingilishiwako apakalamba mwi sonde lyonse .
(trg)="2"> N’IME afọ iri gara aga , ịtọrọ mmadụ amụbawo nke ukwuu gburugburu ụwa .

(src)="3"> Lipoti umo atile pa kati ka 1968 na 1982 , mupepi na bantu 1,000 balibilwe mu fyalo 73 .
(trg)="3"> Otu akụkọ na - ekwu na n’agbata afọ 1968 na 1982 , e jichiri ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ otu puku mmadụ na mba 73 .

(src)="4"> Lelo ku mpela ya ba 1990 , abantu abatunganishiwa ukuti e baaleibwa cila mwaka bali ukufuma pali 20,000 ukufika kuli 30,000 .
(trg)="4"> Ma ná ngwụsị afọ ndị 1990 , kwa afọ a tọọrọ ihe e mere atụmatụ ya ịbụ malite na mmadụ 20,000 ruo 30,000 .

(src)="5"> Ukwiba abantu ni bumpulamafunde ubulemoneka ukuseeka sana pali bampulamafunde ukushinguluke calo conse , kabili abeeba bantu balaipekanya ukwiba icili conse ica mweo .
(trg)="5"> Ịtọrọ mmadụ bụ mpụ yiri ka ọ na - ewuru ndị omempụ n’ụwa nile site na Russia ruo Philippines , n’ihi na e nwere ndị ntọ dị njikere ịnwụde ihe ọ bụla na - agagharị agagharị .

(src)="6"> Inshita imo balibile akanya ka bushiku fye bumo .
(trg)="6"> N’otu oge , a tọọrọ nwa ọhụrụ dị nanị otu ụbọchị .

(src)="7"> Mu Guatemala nakulubantu uwa myaka 84 uwendela mu cicinga ca balemana balimufyushishe no kumufisa ku ncende imo pa myeshi ibili .
(trg)="7"> Na Guatemala a tọọrọ otu nwanyị dị afọ 84 nọ n’oche nkwagharị ma jichie ya ruo ọnwa abụọ .

(src)="8"> Mu Rio de Janeiro , abepaya abantu mu misebo baleiba abantu ilyo baleenda mu misebo , kabili limo indalama bafwaya ukulipilwa nga baiba umuntu shilacepa ukufika fye na ku madola 100 .
(trg)="8"> Na Rio de Janeiro , ndị na - eme mpụ n’okporo ámá na - atọrọ ndị mmadụ kpọmkwem n’okporo ámá , na - ekwu mgbe ụfọdụ ka e nye ha nanị $ 100 dị ka ihe mgbapụta .

(src)="9"> Nangu fye ni nama ni nkupilwa kumo .
(trg)="9"> Ọbụna ụmụ anụmanụ eyighị ka ha nweere onwe ha .

(src)="10"> Mu myaka ya ku numa bampulamafunde abene bene mu calo ca Thailand baibile insofu iyalebomfiwa mu milimo iyafinine amatani 6 no kweba umwine ukuti abafute indalama amadola 1,500 .
(trg)="10"> Ọtụtụ afọ gara aga , ụfọdụ ndị omempụ nwere anya ike na Thailand tọọrọ otu enyí dị tọn isii n’arọ bụ́ nke nọ na - arụ ọrụ ma kwuo ka e nye ha $ 1,500 dị ka ihe mgbapụta .

(src)="11"> Cashimikwa ukuti ibungwe lya bampulamafunde mu Mexico likoselesha abaice ukuti balebelesesha kabela ifyo bengeba abantu ukupitila mu kwiba ifitekwa ne finama .
(trg)="11"> A sịrị na òtù ndị omempụ ndị nọ na Mexico na - agba ndị batara ọhụrụ n’òtù ha ume iji anụ ndị e ji mere enyi na anụ ụlọ na - amụgharị ihe iji nweta ahụmahụ zuru ezu tupu ha ebido ezigbo ọrụ .

(src)="12"> Kale , abeeba abantu bapoosele amano ku kwiba abakankaala , lelo nomba ifintu nafyaluka .
(trg)="12"> N’oge gara aga , ndị ntọ na - edekarị ndị bara ọgaranya , ma ụbọchị agbanweela .

(src)="13"> Abasabankanya ilyashi ba Reuters bashimika ukuti : “ Ukwiba abantu mu Guatemala nomba kulecitika fye cila bushiku , ica kuti abantu nomba balefuluka inshiku sha ku kale lintu bacisanguka baleiba fye bashimakwebo bakupenda abakwatiishe ifyuma .
(trg)="13"> Otu akụkọ sitere n’aka ụlọ ọrụ mgbasa ozi bụ́ Reuters na - ekwu , sị : “ A na - atọrọzi ndị mmadụ kwa ụbọchị na Guatemala , bụ́ ebe ndị mmadụ ji oké mmasị na - echeta nnọọ oge ndị gara aga mgbe ihe ka mma , mgbe ndị na - emegide ọchịchị na - ede nanị ndị ọchụ ntá ego ole na ole bara ọgaranya .

(src)="14"> Lelo nomba amabumba ya beeba abantu yaleiba abakankaala na bapiina , abanono na bakalamba kumo . ”
(trg)="14"> Ugbu a ma ọgaranya ma ogbenye , ma nwata ma okenye , bụụrụ òtù ndị ntọ anụ oriri . ”

(src)="15"> Ilingi line icicitika ca kuti ukwiba abantu ukwa kapela makufi e kusabankanishiwa fye pa milabasa , lelo ukwashala ukwingi takwishibikwa ku bekala calo bonse abashala .
(trg)="15"> A na - akọsakarị ntọrọ nke ndị a ma ama n’usoro mgbasa ozi n’ụzọ sara mbara , ma a na - ahụ maka ihe ka ọtụtụ ná ntọrọ ndị ọzọ n’akọsaghị ha .

(src)="16"> Na kuba , kwabako imilandu imo imo iyalenga ukuti ifyalo “ fiilabekelwa sana mu kusabankanya ubwafya bwa kwiba abantu . ”
(trg)="16"> N’eziokwu , n’ihi ọtụtụ ihe , mba dị iche iche “ enwekebeghị ihe mere ha ga - eji kpọsaa nsogbu banyere ịtọrọ mmadụ . ”

(src)="17"> Icipande cikonkelepo calalanda pali iyo milandu imo imo .
(trg)="17"> Isiokwu na - esonụ ga - atụle ọtụtụ n’ime ihe ndị dị otú ahụ .

(src)="18"> [ Mapu pe bula 19 ]
(trg)="18"> [ Map dị na peeji 13 ]

(src)="19"> ( Nga mulefwaya ukumona mapu , moneni muli magazini )
(trg)="19"> ( Ị chọọ ịhụ ebe e sere map a , gaa n’akwụkwọ a nke e biri ebi )

(src)="20"> MEXICO
(trg)="20"> MEXICO

(src)="21"> Uko abantu nalimo 2,000 bebwa cila mwaka , ukwiba abantu nomba kwitwa ukuti “ ubukwebo bunono . ”
(trg)="21"> Ebe a na - atọrọ ihe dị ka mmadụ 2,000 kwa afọ , a kpọwo ịtọrọ mmadụ “ obere achụmnta ego . ”

(src)="22"> GREAT BRITAIN
(trg)="22"> GREAT BRITAIN

(src)="23"> Akampani ka inshuwalansi aka Lloyd’s ku London akalipililako abebilwe pa kuti babalekeko nomba kalilundako indalama kalipilisha abo kaleafwa ukufika ku mapesenti 50 pa mwaka ukutula fye 1990 .
(trg)="23"> Inshọransị maka ịtọrọ mmadụ bụ́ nke a na - agbata n’ụlọ ọrụ Lloyd’s of London ejiriwo pasent 50 mụbaa kwa afọ kemgbe 1990 .

(src)="24"> RUSSIA
(trg)="24"> RUSSIA

(src)="25"> Mu citungu ceka fye ica Caucasus icabela lwa ku kapinda ka ku kulyo aka Russia , impendwa ya bantu abaibilwe yaninine ukufuma pali 272 mu 1996 ukwisafika kuli 1,500 mu 1998 .
(trg)="25"> Nanị n’ógbè Caucasus dị n’ebe ndịda Russia , ọnụ ọgụgụ ndị a tọọrọ mụbara site na 272 na 1996 ruo 1,500 na 1998 .

(src)="26"> PHILIPPINES
(trg)="26"> PHILIPPINES

(src)="27"> Ukulingana ne nyunshipepala ya “ Asiaweek , ” “ Philippines nakalimo e calo umo ukwiba abantu kwafula sana mu Asia . ”
(trg)="27"> Dị ka magazin bụ́ “ Asiaweek ” si kwuo , “ Philippines bụ ma eleghị anya ebe a kasị atọrọ mmadụ n’Esia . ”

(src)="28"> Mwaliba amabumba ya beeba abantu ukucila pali 40 muli cilya calo .
(trg)="28"> Ihe karịrị òtù ndị ntọ 40 a haziri ahazi dị n’ebe ahụ .

(src)="29"> BRAZIL
(trg)="29"> BRAZIL

(src)="30"> Cashimikwa ukuti kuli iyi ncende mu mwaka fye umo abeeba abantu bapangile indalama shishaifulila ukufika ku madola amabilioni 1.2 isho abene ba bantu babafutile .
(trg)="30"> A kọrọ na ndị ntọ nọ n’ebe ahụ nwetara ijeri $ 1.2 n’otu afọ dị ka ego mgbapụta .

(src)="31"> COLOMBIA
(trg)="31"> COLOMBIA

(src)="32"> Mu myaka ya nomba line abantu iminshipendwa baliibwa cila mwaka .
(trg)="32"> N’afọ ndị na - adịbeghị anya gara aga , a nọwo na - atọrọ ọtụtụ puku mmadụ kwa afọ .

(src)="33"> Mu May 1999 , bacisanguka baibile intungulushi sha fya mapepo 100 pa nshita ya minsa .
(trg)="33"> Na May 1999 , ndị na - enupụrụ ọchịchị isi tọọrọ otu narị ndị parish n’oge a na - edo Mas .

(src)="34"> [ Abatusuminishe ]
(trg)="34"> [ Ebe E Si Nweta Foto ]

(src)="35"> Mountain High Maps ® Copyright © 1997 Digital Wisdom , Inc .
(trg)="35"> Mountain High Maps ® Copyright © 1997 Digital Wisdom , Inc .

# bem/101999922.xml.gz
# ig/101999922.xml.gz


(src)="1"> Ukwiba Abantu — Munsokwe Uusangwike Ubukwebo
(trg)="1"> Ịtọrọ Mmadụ — Ihe Iyi Egwu E Ji Achụ Ego

(src)="2"> MU CITABO cakwe ica The Kidnap Business , Mark Bles , asosele ukuti : “ Ukwiba abantu takwaba ngo kwiba ifipe .
(trg)="2"> “ ỊTỌRỌ mmadụ adịghị ka ime mpụ metụtara ihe onwunwe .

(src)="3"> Ukwiba abantu te kwa cifyalilwa , kwa bukatu kabili tamwaba kumfwilako ubulanda ulupwa ulwaba e cintu icacindamisha sana ku bantunse . ”
(trg)="3"> Ọ bụ mmeso aghụghọ , nke obi ọjọọ na nke enweghị ọmịiko megide njikọ bụ́ isi nke ụmụ mmadụ , bụ́ ezinụlọ ” ka Mark Bles na - ekwu , n’akwụkwọ ya bụ́ The Kidnap Business .

(src)="4"> Ukwiba abantu kulalungulusha imintontonkanya ya ba mu lupwa .
(trg)="4"> Ịtọrọ mmadụ na - akpatara ndị òtù ezinụlọ mkpaghasị uche .

(src)="5"> Akashita akali konse , icibasakamika ca kuti tabeshiba nampo nga umuntu wabo ali umutende atemwa nafwa , kabili balaipeela ne milandu , ukuipata no kuba mu kupeleelwa .
(trg)="5"> Kwa minit na kwa awa , ha nwetụ olileanya ha enwetụ obi nkoropụ ka mmetụta obi amamikpe , ịkpọasị , na amaghị ihe a ga - eme na - enye ha nsogbu .

(src)="6"> Uku kulungulushiwa takulabwako bwangu , kuti kwasendako inshiku ishingi , imilungu , imyeshi , limo fye ne myaka .
(trg)="6"> Ahụmahụ ọjọọ ahụ pụrụ ịdịgide ruo ọtụtụ ụbọchị , izu , ọnwa ma ọ bụ , mgbe ụfọdụ , ọbụna ọtụtụ afọ .

(src)="7"> Pa mulandu wa kufwaisha ukukwata indalama , abeeba abantu balesha na maka ukusangako inshila bengasakamikilamo ba lupwa lwa muntu bebile .
(trg)="7"> N’oké ọchịchọ ha na - achọ ego , ndị ntọ na - eji mmetụta nke ezinụlọ eme ihe .

(src)="8"> Ibumba limo iliiba abantu lyapatikishe uo lyaibile ukulemba kalata wakonkapo ku mulabasa pa kuti akasabankanishiwe .
(src)="9"> Uyu kalata aleti : “ Ndelomba aba ku mulabasa ukusabankanya ku bekala calo bonse ukuti nalibwa kabili nga nshakamoneke umulandu ukaba wa banjibile ukubikako fye no lupwa lwandi lwine pa kufilwa ukundubula lelo ukutemwapo indalama ukucila umweo wandi . ”
(trg)="8"> Otu ìgwè ndị ntọ manyere onye ha tọọrọ ide ihe ndị na - esonụ n’akwụkwọ ozi o degaara ụlọ ọrụ mgbasa ozi : “ Agwara m Ụlọ Ọrụ Mgbasa Ozi ka ha bipụta ihe a n’ebe nile ma ọ bụrụ na alọghachighị m ka ụta wee dịrị ndị tọọrọ m ma dịkwara ezinụlọ m bụ́ ndị gosiri na ego dị ha mkpa karịa ka m dị ha . ”

(src)="10"> Pa kuti abene ba muntu uwibilwe bangweko ukulipila indalama sha kuti alekweko , abena Italy abeeba abantu balaputulako ifilundwa fya o bebile no kufituma kuli balupwa lwakwe atemwa ku mulabasa ukuti filangwe pa televishoni .
(trg)="9"> Ndị ntọ nọ n’Itali amanyewo ndị mmadụ iweta ego mgbapụta site n’ibepụta ụfọdụ akụkụ ahụ ma zigara ha ndị ikwu onye ahụ ma ọ bụ ụlọ ọrụ TV .

(src)="11"> Umwina Mexico uwiba bantu ena aalelungulusha fye no kulungulusha abantu ebile pa nshita alelanshanya na ba lupwa lwabo pa lwa ndalama sha kuti bamulipile .
(trg)="10"> Otu onye ntọ na Mexico ọbụna tara ndị ọ tọọrọ ahụhụ ka o so ezinụlọ ha na - ekwu ọnụ ahịa iji gbapụta ha .

(src)="12"> Lubali lumbi , abeeba abantu bamo , baleesha ukubeleleka abo bebile ukupitila mu kubasunga bwino .
(trg)="11"> Ndị ntọ ụfọdụ , n’aka nke ọzọ , na - agbalị inweta ihu ọma nke ndị ha tọọrọ .

(src)="13"> Ku ca kumwenako mu calo ca Philippines shibukwebo umo uo baibile bamusungile mwi hotela lya mutengo nga nshi mu musumba wa Manila , umo balemushitila ubwalwa no kumuletela abanakashi ba cilende aba kusendama na bo ukufikila indalama sha ku mulubwila shikalipilwe .
(trg)="12"> Dị ka ihe atụ , na Philippines e debere otu onye ọchụ ntá ego a tọọrọ ná nnukwu họtel dị na Manila , bụ́ ebe ndị tọọrọ ya nọ nye ya mmanya ma na - akpọtara ya ndị akwụna ruo mgbe a kwụrụ ihe mgbapụta ya .

(src)="14"> Nangu cibe fyo , abengi abeebwa balesalilwa beka ukwabula no kusakamanwa bwino mu fyo balekabila nangu ukusungwa mu ncende iya busaka .
(trg)="13"> Otú ọ dị , a na - akpọchibido ihe ka ọtụtụ ná ndị a na - atọrọ n’ajụghị ase banyere mkpa anụ ahụ ma ọ bụ nke ịdị ọcha ha .

(src)="15"> Abengi balapumwa icabipisha .
(trg)="14"> A na - emekpọ ọtụtụ ọnụ .

(src)="16"> Ilingi line , abeebwa balalungulushiwa inshita yonse pantu tabeshiba icili no kubacitikila .
(trg)="15"> Otú o sina dị , onye a tọọrọ aghaghị ịnọ n’egwu mgbe nile ka ọ na - eche ihe ga - eme ya .

(src)="17"> Ifya Kushipikisha Ififuma mu Kwibwa
(trg)="16"> Ịnagide Mkpasasị Uche Ọ Na - akpata

(src)="18"> Nangu fye ni pa numa ya kulubulwa , abaibilwe balashala balelungulushiwa mu muntontonkanya pa nshita ntali .
(trg)="17"> Ọbụna mgbe a tọhapụsịrị ndị a tọọrọ , ha pụrụ ịnọgide na - enwe mmetụta ọjọọ .

(src)="19"> Nasi umo uwa ku Sweden uwaibilwe lintu ali ku Somalia alandilepo ukuti : “ Icintu cimo icacindamisha pali fyonse ca kuti nga ulefwaya ukwafwiwa ulingile ukulanda ku fibusa na kuli ba lupwa kabili no kuya ku ncenshi ishaishiba ifya kwaafwa abebilwe . ”
(trg)="18"> Otu nọọsụ bụ́ onye Sweden nke a tọọrọ na Somalia kwupụtara echiche a : “ Otu ihe dị mkpa karịa ihe ọ bụla ọzọ .

(src)="20"> Impandamano shafwilisha abantu abaibilwe ukupuupuutuka mu co bapitilemo shalisangako inshila ya kwafwilamo aba musango uyo .
(trg)="19"> Ị ghaghị isoro ndị enyi na ndị ikwu gị kwurịta okwu ma nweta enyemaka onye ọkachamara ma ọ bụrụ na ọ dị gị mkpa . ”

(src)="21"> Abaibilwe balabala balanshanya ne ncenshi imiku yafulilako mu fiputulwa ifipi pa kuti bengafwilishiwa ilyo bashilamonana ne ndupwa shabo .
(trg)="21"> N’ọtụtụ nnọkọ na - ewe mkpirikpi oge , ndị ahụ a tọọrọ na - akọwa ahụmahụ ha site n’enyemaka nke onye ọkachamara tupu ha ezute ezinụlọ ha ma maliteghachi ibi ndụ otú ha na - ebibu .

(src)="22"> Rigmor Gillberg , impandamano ya mu kabungwe ka Red Cross iyafwilisha abaibilwe ukupuupuutuka atile : “ Uku kusambilishiwa ukwa pa numa fye ya kulubulwa ku babebile kulacefyako ukusakamikwa kwa mutatakuya . ”
(trg)="22"> “ Ọgwụgwọ e nyere n’oge na - adịghị anya a tọhapụsịrị mmadụ na - ebelata ihe ize ndụ nke inwe mmerụ ahụ na - adịgide adịgide , ” ka Rigmor Gillberg na - ekwu , bụ́ ọkachamara n’ihe banyere ịgwọ ọrịa n’ejighị ọgwụ mgbe e nwere ọdachi bụ́ onye nọ n’òtù Red Cross .

(src)="23"> Amafya na Yambi Ayafumamo
(trg)="23"> Ihe Ndị Ọzọ Ọ Na - akpata

(src)="24"> Ukwiba abantu takulungulusha fye abaibilwe ne ndupwa shabo epela .
(trg)="24"> Ọ bụghị nanị ndị a tọọrọ na ezinụlọ ha ka ịtọrọ mmadụ na - emetụta .

(src)="25"> Kuti kwalenga na batandashi abafuma mu fyalo fimbi ukuleka ukwisa kabili kuti kwatompola na bafwaya ukuleta ubukwebo bwabo ukufuma ku fyalo fimbi kabili kulalenga na bantu ukuba no munsokwe mu bwikashi .
(trg)="25"> Ụjọ ịbụ onye a tọọrọ pụrụ ime ka ime njem nleta kwụsị ma belata atụmatụ achụmnta ego ; ọ na - akpatakwa mmetụta nke anọghị ná nchebe nke ọha mmadụ .

(src)="26"> Mu myeshi fye iinono mu 1997 , utwampani 6 utukalamba utwaba na mu fyalo fimbi twaliseelwe mu Philippines pa mulandu wa cintiinya ca beeba abantu .
(trg)="26"> N’ime ọnwa ole na ole nanị na 1997 , ụlọ ọrụ isii nwere ndị ọrụ ná mba ndị ọzọ kwapụrụ na Philippines n’ihi iyi egwu nke ịtọrọ mmadụ .

(src)="27"> Umwanakashi umo uwa ku Philippines uubomba ku kabungwe ka Citizens Against Crime ( Abekashi Abacincintila Bumpulamafunde ) apapile ati : “ Nomba tuleikala mu munsokwe . ”
(trg)="27"> Otu nwanyị bụ́ onye Philippines na - arụrụ òtù a na - akpọ Ụmụ Amaala Na - alụso Mpụ Ọgụ ọrụ kwuru , sị : “ Ndụ anyị jupụtara n’ahụmahụ ọjọọ . ”

(src)="28"> Icipande cimo muli magazini wa The Arizona Republic casosele ati : “ Abalashi ba ku Mexico bali no mwenso wa kwibwa , na cine balingile ukuba no yu mwenso . ”
(trg)="28"> Otu isiokwu pụtara na magazin bụ́ The Arizona Republic na - ekwu , sị : “ N’etiti ndị isi ọrụ nọ na Mexico , ụjọ ịbụ ndị a tọọrọ fọrọ nke nta ka ọ gabiga ókè , o nwekwara ezi ihe kpatara ya . ”

(src)="29"> Magazini wa ku Brazil uwa Veja ashimika ukuti ifipondo na beeba abantu e bapyana pali fishimweshimwe ifyo abana mu Brazil batiina nga nshi .
(trg)="29"> Magazin Brazil bụ́ Veja na - akọ na ndị ntọ na ndị ohi anọchiwo anụ ọjọọ ná nrọ ọjọọ nke ụmụaka ndị Brazil .

(src)="30"> Mu Taiwan , abana balasambilishiwa ifya kuicingilila ku beeba abantu , kumfwa mu United States , bakamera bakuceeceeta abeeba abantu balibikwa pa masukulu ya twana tunono pa kuti tulecingililwa .
(trg)="30"> Na Taiwan , a na - akụzi otú e si ezere ịbụ onye a tọọrọ n’ụlọ akwụkwọ , na United States kwa , a rụnyewo kamera ndị e ji eche nche n’ụlọ akwụkwọ ọta akara dị iche iche iji gbochie ịtọrọ mmadụ .

(src)="31"> Utwampani Tupanda Amano pa fya Kuicingilila ku Beeba Abantu Natufula
(trg)="31"> Ahịa Uru Nye Ndị Ọkà n’Ihe Banyere Iche Nche

(src)="32"> Pa mulandu wa kuti ukwiba abantu nakufula kabili apantu ubu bwafya bufwaya ukwishiba bwino bwino , cilengele ukuti no twampani twa kucingilila abantu ku kwibwa na to tufule .
(trg)="32"> Ịrị elu nke ịtọrọ mmadụ na okwu ndị chọrọ nlezianya na - eso ya emewo ka ụlọ ọrụ ndị na - ahụ maka iche ndị mmadụ nche nwee uru ahịa .

(src)="33"> Mu musumba wa ku Brazil uwa Rio de Janeiro , utu twampani natucila pali 500 , kabili tulepanga indalama ukufika ku madola amabilioni 1.8 .
(trg)="33"> N’obodo ukwu Rio de Janeiro dị na Brazil , e nwere ihe karịrị ụdị ụlọ ọrụ 500 dị otú ahụ , na - enweta ijeri $ 1.8 .

(src)="34"> Utwampani utuleya tulefulilako mu fyalo ifingi tusambilisha pa fya kuicingilila ku beeba abantu , tulalemba ifyebo pa lwa ncende isha busanso , kabili e tulanshanya na beeba abantu pa lwa ndalama balefwaya ukulipilwa .
(trg)="34"> Ọnụ ọgụgụ na - arị elu nke ụlọ ọrụ ndị na - ahụ maka iche nche bụ́ ndị nwere ndị ọrụ ná mba ndị ọzọ na - akụzi ụzọ isi gbochie ịbụ onye a tọọrọ , na - ebipụta akụkọ banyere ebe ndị dị ize ndụ , na - ekwukwa okwu ihe mgbapụta .

(src)="35"> Balafunda indupwa no twampani pa lwa mingalato abeeba abantu babomfya no kubafwa pa fyo bengaipangasha lwa mu muntontonkanya ukushipikisha ubu bwafya .
(trg)="35"> Ha na - enye ezinụlọ na ụlọ ọrụ ndụmọdụ , na - akụziri ha usoro ndị ntọ ji eme ihe ma na - enyere ha aka ịnagide mkpaghasị mmetụta uche ha .

(src)="36"> Utwampani tumo tulesha fye no kwikata abeeba abantu no kubapokolola indalama baalipilwe ilyo balekako untu baibile .
(trg)="36"> Ụfọdụ ụlọ ọrụ na - agbalị ọbụna ijide ndị ntọ ahụ ma nataghachi ego mgbapụta ahụ mgbe ha tọhapụsịrị onye ha ji eji .

(src)="37"> Nangu cibe fyo , utu twampani tatubomba fye ukwabula ukulipilwa .
(trg)="37"> Otú ọ dị , ha adịghị arụ ọrụ n’efu .

(src)="38"> Te mulandu no kubombesha kwa musango yo , ukwiba abantu kuleiilako fye pa muulu mu fyalo ifingi .
(trg)="38"> N’agbanyeghị mgbalị ndị dị otú ahụ , ịtọrọ mmadụ na - amụba n’ọtụtụ ala .

(src)="39"> Richard Johnson inkonkani ku mukalamba wa Kampani ka Seitlin mu Latin America alanda apo ukwiba abantu kufikile muli cilya calo atila : “ Ico tuleenekela fye ca kuti impendwa ya bantu abaleibwa ikaiilako fye pa muulu . ”
(trg)="39"> N’ikwu banyere ọnọdụ ahụ na Latin America , Richard Johnson , bụ́ osote onyeisi ụlọ ọrụ Seitlin & Company na - ekwu , sị : “ Ihe mmadụ nile na - atụ anya ya bụ na ịtọrọ mmadụ ga - amụba . ”

(src)="40"> Umulandu Ukwiba Abantu Kufuliile
(trg)="40"> Ihe Ndị Kpatara Mmụba Ahụ

(src)="41"> Incenshi shilalumbula imilandu iingi iilengele ukuti ukwiba abantu kufule muno nshiku .
(trg)="41"> Ndị ọkachamara na - ekwu ọtụtụ ihe mere o ji mụbaa n’oge a .

(src)="42"> Umo wa kuti ubupiina nabucilamo ku bantu mu ncende shimo .
(trg)="42"> Ajọ ọnọdụ akụ̀ na ụba dị n’ebe ụfọdụ bụ otu .

(src)="43"> Uubomba incito ya kukumbusuka abaponenwe no busanso uwa mwi tauni lya Nal’chik , mu Russia , atile : “ Inshila isuma iya kusangilamo indalama kucito ubu bwine bukwebo bwaseeka ubwa kwiba abantu . ”
(trg)="43"> Otu onye ọrụ enyemaka nọ n’obodo Nal’chik , Russia , kwuru , sị : “ Ụzọ kasị mma isi nweta ego bụ site n’ụzọ ọjọọ a , ịtọrọ mmadụ . ”

(src)="44"> Mu fitungu fimo ifyaletekwa ne calo icali kale Soviet , cashimikwa ukuti mu kwiba abantu e mufuma indalama sha kutungilila ifita fya mu bumfisolo ifya bakalamba ba nkondo muli iyo ncende .
(trg)="44"> N’ụfọdụ mba ndị dịbu na Soviet Union , a sịrị na e ji ego e nwetara n’ịtọrọ mmadụ elekọta usuu ndị agha nke ndị ọchịagha obodo .

(src)="45"> Ilelo abantu baleya ku fyalo fimbi ku kucito bukwebo atemwa ku kutandala fye nabafula ukucile fyo cali kale .
(src)="46"> Ici cilengele ukuti abeeba abantu bashukile abo bengeba .
(trg)="45"> Ọtụtụ ndị na - emewanye njem maka achụmnta ego ma ọ bụ maka njem nleta karịa ka ọ dịbu , si otú a na - emepere ndị ntọ na - achọ ndị ha ga - akpara aka ohere ọzọ .

(src)="47"> Mu myaka fye 5 impendwa ya bantu abafuma ku fyalo fimbi abaibwa yalinininako imiku ibili .
(trg)="46"> Ọnụ ọgụgụ ndị si mba ọzọ a na - atọrọ amụbawo okpukpu abụọ n’ime afọ ise .

(src)="48"> Pa kati ka 1991 na 1997 , abatandashi ukufuma mu fyalo nalimo 26 baliibilwe .
(trg)="47"> N’agbata afọ 1991 na 1997 , a tọọrọ ndị na - eme njem nleta n’ihe dị ka ala 26 .

(src)="49"> Ni kwi aba bonse abeeba abantu bafuma ?
(trg)="48"> Olee ebe ndị ntọ a si ?

(src)="50"> Apo ukukansana mu fya nkondo kuleya kulepwa mu ncende shimo , cilengele ukuti abali kale abashilika babe amalofwa ayabule ndalama .
(trg)="49"> Agha ụfọdụ akwụsịwala , na - eme ka ndị bụbu soja ghara inwe ọrụ , gharakwa inwe ego .

(src)="51"> Aba bantu balicenjela icine cine mu fyo bengabomba uyu mulimo wa kwiba abantu .
(trg)="50"> Ndị a nwere nkà nile dị mkpa iji malite ọrụ a na - enye ezigbo ego .

(src)="52"> Na kabili , pa mulandu wa kubomfya inshila shafikapo isha kwikatilamo ifipondo fitoba amabanki e lyo no kucefyako ubukwebo bwa kushitisha imiti ikola , cilengele bampulamafunde nomba ukutendeka ukwiba abantu pa kuti balesangilamo indalama .
(trg)="51"> N’otu aka ahụ , iji usoro ndị dịkwu irè egbochi izu ohi n’ụlọ akụ̀ na ihe ndị e mere iji belata ahịa ọgwụ ọjọọ emewo ka ndị omekome malite ịtọrọ mmadụ dị ka ihe ga na - enyezi ha ego .

(src)="53"> Mike Ackerman , incenshi pa fya kwiba abantu , alondolola ukuti : “ Pa mulandu wa nshila ishilebomfiwa isha kulenga ukuti cikosele bampulamafunde ukwiba ifipe , cilengele nomba ukuti baleiba abantu . ”
(trg)="52"> Mike Ackerman , bụ́ ọkachamara n’ihe banyere ịtọrọ mmadụ kọwara , sị : “ Ka anyị na - eme ka o sikwuo ike izuru ihe onwunwe n’ebe nile , otú ahụ ka ọ na - eme ka a na - ezuru ndị mmadụ . ”

(src)="54"> Ukusabankanya kwa ndalama ishingi ishilipilwa ku beeba abantu pa kuti balekeko untu bebile na ko kulenga bambi nabo ukutendeka ukwiba abantu .
(trg)="53"> Ịkpọsa ihe mgbapụta buru ibu pụkwara ịkpali ndị chọburu ịtọrọ mmadụ .

(src)="55"> Ifilenga Abantu Ukwiba Abantu Fyalipusanapusana
(trg)="54"> Nzube Ha Anaghị Abụcha Otu

(src)="56"> Abengi abeeba abantu bafwaya fye indalama epela .
(trg)="55"> Ihe ka n’ọtụtụ ndị ntọ chọrọ nanị ego .

(src)="57"> Indalama abeeba abantu bafwaya ukulipilwa kuti shatendekela fye pa tumadola utunono no kufika ku madola yashaifulila nga filya cali lintu amadola amamilioni 60 yalipilwe pa kuti fye balekeko shibukwebo wa fikuulwa mu Hong Kong uwanonka sana nangu line bashamulekeleko na pa numa ya kumulipililako isho ndalama .
(trg)="56"> Ihe mgbapụta ha na - ana na - adịgasị iche site na dollar ole na ole ruo nde $ 60 kasị elu bụ́ nke a kwụrụ iji gbapụta otu aka ji akụ̀ na Hong Kong bụ́ onye a na - atọhapụghị n’agbanyeghị ego e nyere .

(src)="58"> Lubali lumbi , bamo abeeba abantu nga balefwaya ukongola abantu ukuti babe ku lubali lwabo , nangu nga balefwaya ukusange fya kulya , umuti , ifilimba , bamotoka , ukukuulilwa amasukulu yapya , imisebo , ne fipatala , babomfya abo bebile .
(trg)="57"> N’aka nke ọzọ , ụfọdụ ndị ntọ ejiriwo maka ndị ha tọọrọ bụrụ ndị a ma ama , nweta ihe oriri , ọgwụ , redio , na ụgbọala tinyekwara ụlọ akwụkwọ ọhụrụ , ụzọ , na ụlọ ọgwụ .

(src)="59"> Umulashi umo uwaibilwe ku Asia bamulekeeleko lintu abamwibile bapeelwe amayuniformu ne mipila ya kubomfya mu kuteya basiketibo .
(trg)="58"> A tọhapụrụ otu onyeisi a tọọrọ n’Esia mgbe e nyesịrị ndị ntọ ahụ uwe egwuregwu basketball na bọl ya .

(src)="60"> Bambi na bo ico beebila abantu kufwayo kutiinya no kulesha bashimakwebo na batandashi abafuma mu fyalo fimbi abafwaya ukuleta ubuyantanshi mu fya bukwebo mu calo cimbi , pa kuti tabeshile mu kunonkela pa calo cishili cabo na pa fyuma fyabamo .
(trg)="59"> Òtù ụfọdụ na - ejikwa ịtọrọ mmadụ achụpụ ma na - emenye ndị na - achụ nta ego na ndị nleta si mba ọzọ bịa egwu , iji kwụsị mmebi a na - emebi ala na ihe ndị sitere n’okike .

(src)="61"> Kanshi ifilenga abantu ukwiba abantu fyena fingi , ne nshila babomfya na sho shingi , kabili abacenjela muli uyu mulimo na bo bengi e lyo na bengeebwa na bo bengi .
(trg)="60"> Ya mere nzube ha dị ọtụtụ , ụzọ e si eme ya dị ọtụtụ , ndị ga - atọrọ mmadụ ma ọ bụ ndị a ga - atọrọ dị ọtụtụ .

(src)="62"> Bushe e fyafula ne nshila sha kucefeshamo ubu bwafya ?
(trg)="61"> Ihe ngwọta ya ọ̀ dịkwa ọtụtụ otú ahụ ?

(src)="63"> Ni nshila nshi shimo shimo isho shine , kabili bushe cine cine kuti shapwisha ubu bwafya ?
(trg)="62"> Olee ụfọdụ n’ime ha , hà pụkwara igbo mkpa ahụ ?

(src)="64"> Ilyo tushilayasuka ifyo fipusho , natubale tubebete fimo ifikalamba , ifilengele ukuti ubu bukwebo bwa kwiba abantu bufule .
(trg)="63"> Tupu anyị azaa ajụjụ ndị dị otú ahụ , ka anyị tụlee ụfọdụ n’ime ihe ndị na - apụtaghị ìhè , bụ́ isi ihe ndị na - akpata mmụba nke ịtọrọ mmadụ .

(src)="65"> [ Akabokoshi pe bula 21 ]
(trg)="64"> [ Igbe dị na peeji nke 15 ]

(src)="66"> Nga ca Kuti Mwaibwa
(trg)="65"> Ọ Bụrụ na A Tọrọ Gị