# bbc/2015241.xml.gz
# ig/2015241.xml.gz


(src)="1"> Daftar Isi
(trg)="1"> Isiokwu Ndị Dị na Magazin A

(src)="2"> © 2015 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
(trg)="2"> © 2015 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania

(src)="12"> Boasa Marsiajar Bibel ?
(trg)="3"> Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga - abara Gị ?

(src)="13"> 3
(trg)="4"> 3

(src)="14"> Ulaon Marsiajar Bibel tu Sude 4
(trg)="5"> Otú Ndịàmà Jehova na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl 4

(src)="15"> Parningotan Ari Hamamate ni Jesus Boasa Ringkot Taulahon ?
(trg)="10"> Olee Ihe Mere Anyị Kwesịrị Iji Na - echeta Ọnwụ Jizọs ?
(trg)="11"> 12
(trg)="12"> Ị̀ Maara ?

(src)="16"> 29
(trg)="13"> 15

(src)="17"> Sungkunsungkun na Dialusi Bibel 32
(trg)="16"> Baịbụl Ọ̀ Bụ Okwu Chineke ?

# bbc/2015242.xml.gz
# ig/2015242.xml.gz


(src)="1"> TOPIK UTAMA | SIULASON NI MAJALAH ON
(trg)="1"> ISIOKWU ỤLỌ NCHE A | Ị̀ GA - ACHỌ ỊMỤ BAỊBỤL ?

(src)="2"> Aha do na tinuju ni ngolu on ?
(trg)="2"> Gịnị ka m kwesịrị iji ndụ m eme ?

(src)="3"> Boasa marsitaonon jala mate jolma ?
(trg)="3"> Gịnị mere ndị mmadụ ji na - ata ahụhụ ma na - anwụ anwụ ?

(src)="4"> Aha do panghirimon tu ari na naeng ro ?
(trg)="4"> Olee otú ihe ga - adị n’ọdịnihu ?

(src)="5"> Disarihon Debata do hita ?
(trg)="5"> Ihe banyere m ọ̀ na - emetụ Chineke n’obi ?

(src)="6"> Hea do tubu di rohamu sungkunkungkun sisongon on ?
(trg)="6"> Ò nwetụla mgbe ị jụrụ onwe gị ụdị ajụjụ ndị a ?

(src)="7"> Molo hea , ndang holan hamu na songon i .
(trg)="7"> Ọ bụrụ na o nwetụla , ọ bụghị naanị gị ka ụdị ajụjụ ndị a na - echu ụra .

(src)="8"> Torop halak di liat portibi on mangarimangi sungkunsungkun na ringkot on .
(trg)="8"> Ọtụtụ ndị nọ n’ebe dị iche iche n’ụwa na - ajụ ajụjụ ndị a .

(src)="9"> Boi do tadapot alusna ?
(trg)="9"> Ma , ị̀ ga - amatali azịza ha ?

(src)="10"> Marjuta halak mandok , ” Boi ! ”
(trg)="10"> A jụọ ọtụtụ ndị , ha ga - asị “ ee . ”

(src)="11"> Boasa ?
(trg)="11"> Olee ihe mere ha ga - eji asị “ ee ” ?

(src)="12"> Alana nunga dapot nasida alus na pas tu sungkunsungkun na sian Bibel .
(trg)="12"> Ọ bụ n’ihi na ha amatala ọtụtụ azịza ajụjụ ndị na - echu ha ụra na Baịbụl .

(src)="13"> Lomo do rohamu mamboto aha na didok ni Bibel ?
(trg)="13"> Ị̀ ga - achọ ịma ihe Baịbụl na - akụzi ?

(src)="14"> Jala hamu pe boi mandapot laba sian parsiajaran Bibel na so manggarar na pinarade ni Sitindangi Ni Jahowa .
(src)="15"> *
(trg)="14"> Ọ bụrụ na ị ga - achọ , gbalịa ka gị na Ndịàmà Jehova malite ịmụ Baịbụl .

(src)="16"> Tutu do , tingki mangalului alusna sian Bibel , deba mandok : ” Ndang adong tingkingku . ”
(trg)="15"> * Ha agaghị ana gị ego maka ihe unu ga - amụ .

(src)="17"> ” Maol hian antusan . ”
(src)="18"> Adong muse na mandok ” Annon sai ro hamu ! ”
(trg)="16"> Ma , a sị ụfọdụ ndị bịa mụọ Baịbụl , ha asị na ha ji ihe n’aka , ma ọ bụ na Baịbụl siri ike ọmụmụ , ma ọ bụkwanụ na ike Baịbụl adịghị ha .

(src)="19"> Alai na deba nai asing muse do pandapotna .
(trg)="17"> Ma , o nwere ndị na - anaghị ekwu otú ahụ .

(src)="20"> Dilehon nasida tingkina laho mangantusi aha na diajarhon ni Bibel .
(trg)="18"> A sị ha bịa mụọ Baịbụl , ha abịa ozugbo .

(src)="21"> Taida ma pigapiga pangalaman :
(trg)="19"> Lee ihe ụfọdụ n’ime ha kwuru :

(src)="22"> ” Nunga lao ahu tu gareja Katolik dohot Protestan , Kuil ugamo Hindu , dohot Wihara ugamo Budha , jala marsingkola di singkola teologia .
(trg)="20"> Otu nwaanyị onye Ingland aha ya bụ Gill kwuru , sị : “ Ekpeela m Katọlik , kpee Anglịkan , kpee okpukpe ndị Sik , kpee nke ndị Buda , gụọkwa gbasara okpukpe na mahadum .

(src)="23"> Alai godang dope sungkunsungkunku taringot Debata na so taralusi .
(trg)="21"> Ma , amatalighị m azịza ajụjụ ndị m na - ajụ gbasara Chineke .

(src)="24"> Dung i ro ma sahalak Sitindangi Ni Jahowa tu jabungku .
(trg)="22"> Ma , otu ụbọchị , otu nwaanyị Onyeàmà Jehova bịara ozi ọma n’ụlọ m .

(src)="25"> Lomo rohangku manangihon alusna na sian Bibel , gabe olo ma ahu marsiajar Bibel . ” ​ — Gill , Inggris .
(trg)="23"> Otú o si jiri Baịbụl zaa m ajụjụ niile m jụrụ ya mere ka m kweta ka mụ na ya mụwa Baịbụl . ”

(src)="26"> ” Godang do sungkunsungkunku taringot hangoluan , alai pastor di gareja nami ndang mangalehon alus na pas .
(trg)="24"> Otu nwoke onye Bene Ripọblik aha ya bụ Koffi kwuru , sị : “ Ajụrụ m pastọ anyị ọtụtụ ajụjụ ndị na - echu m ụra , ma ihe ọ zara m ejughị m afọ .

(src)="27"> Alai sahalak Sitindangi Ni Jahowa mangalusi sungkunsungkunhu mamangke Bibel .
(trg)="25"> Ma , mgbe m jụrụ otu Onyeàmà Jehova ajụjụ ndị ahụ , o ji naanị Baịbụl zaa m ha niile .

(src)="28"> Tingki disungkun halak i tu ahu olo dope mangantusi na asing , las rohangku mangoloi . ” ​ — Koffi , Benin .
(trg)="26"> Mgbe ọ jụrụ m ma m̀ ga - achọ ịmatakwu ihe ndị ọzọ dị na Baịbụl , ekwetara m ozugbo . ”

(src)="29"> ” Nunga leleng sungkunsungkun rohangku songon dia do panghilalaan ni halak naung mate .
(trg)="27"> Otu nwoke onye Brazil aha ya bụ José sịrị : “ M chọsiri ike ịma ọnọdụ ndị nwụrụ anwụ .

(src)="30"> Porsea do ahu ndang adong be pardomuan ni na mate tu na mangolu , alai lomo rohangku mamboto songon dia alus ni Bibel .
(trg)="28"> Ekweere m na ndị nwụrụ anwụ nwere ike imesi ndị dị ndụ ike , ma achọrọ m ịma ihe Baịbụl kwuru .

(src)="31"> Alani i , marsiajar Bibel ma ahu tu donganku sahalak Sitindangi . ” ​ — José , Brasil .
(trg)="29"> M bidoziri soro otu enyi m bụ́ Onyeàmà Jehova mụwa Baịbụl . ”

(src)="32"> ” Sai hujahai Bibel alai ndang boi huantusi .
(trg)="30"> Otu nwaanyị onye Meksiko aha ya bụ Dennize kwuru na ya agbalịala ịgụ Baịbụl , ma o kweghị ya nghọta .

(src)="33"> Dung i ro ma Sitindangi Ni Jahowa jala tangkas ma dipatorang angka surirang ni Bibel .
(trg)="31"> Mana ọ sịrị na otu ụbọchị Ndịàmà Jehova bịara ozi ọma na nke ya , ha kọwaara ya ụfọdụ amụma ndị dị na Baịbụl , ha edoo ya anya , nakwa na o mere ka ya chọwa ịmata ihe ndị ọzọ dị na Baịbụl .

(src)="34"> Lomo dope rohangku laho mangantusi angka na asing . ” ​ — Dennize , Meksiko .
(trg)="32"> Otu nwaanyị onye Nepal aha ya bụ Anju kwuru , sị : “ Ọ na - eme m obi abụọ ma ihe banyere m ọ̀ na - emetụkwa Chineke n’obi .

(src)="35"> ” Sungkunsungkun do rohangku , disarihon Debata do ahu ?
(trg)="33"> M gwara ya Chineke n’ekpere .
(trg)="34"> N’echi ya , Ndịàmà Jehova bịara na nke m .

(src)="36"> Dung i martangiang ma ahu tu Debata na adong di Bibel .
(trg)="35"> Mgbe ha gwara m na ha ga - achọ ka mụ na ha mụwa Baịbụl , m kwetakwara . ”

(src)="37"> Marsogot nai dituktuk Sitindangi ma pintu ni jabungku jala huoloi ma marsiajar Bibel . ” ​ — Anju , Nepal .
(trg)="36"> Ihe a niile ndị mmadụ kwuru na - echetara anyị otu ihe Jizọs kwuru na Baịbụl .
(trg)="37"> Ọ sịrị : “ Obi ụtọ na - adịrị ndị maara mkpa ime mmụọ ha . ”

(src)="38"> Sude pangalaman on paingothon hita tu hata ni Jesus : ” Martua ma na umboto na pogos partondionna . ”
(trg)="38"> N’eziokwu , Chineke kere anyị ka ọ na - agụ anyị agụụ ịma gbasara ya .

(src)="39"> Tutu , nunga disuanhon hian di roha ni sude jolma asa manarihon na porlu tu partondion .
(trg)="39"> Ọ bụkwa naanị ya ga - emeli ka anyị mata onye ọ bụ .

(src)="40"> Holan Debata do na boi manggohi haporluon i , marhite hataNa , i ma Bibel .
(trg)="40"> O ji Okwu ya bụ́ Baịbụl eme ka anyị mata ya .

(src)="41"> Aha do na hombar tu marsiajar Bibel ?
(trg)="41"> Oleezi otú Ndịàmà Jehova na ndị mmadụ si amụ Baịbụl ?

(src)="42"> Aha do labana tu hita ?
(trg)="42"> Olee uru ịmụ Baịbụl ga - abara gị ?

(src)="43"> Dialusi ma sungkunsungkun on di artikel na mangihut .
(trg)="43"> A ga - aza ajụjụ ndị a n’isiokwu na - eso nke a .

(src)="44"> Jahowa i ma goar ni Debata songon na disurat di Bibel .
(trg)="44"> Baịbụl kwuru na aha Chineke bụ Jehova .

(src)="45"> GOARNA : Sian hata Junani bi·bliʹa , lapatanna ” punguan ni angka buku ”
(trg)="45"> AHA YA : E si n’okwu Grik bụ́ bi·bliʹa , nke pụtara “ akwụkwọ nta dị iche iche , ” nweta okwu ahụ bụ́ Baịbụl

(src)="46"> ISINA : 39 buku di hata Heber ( na deba marhata Aram ) dohot 27 marhata Junani
(trg)="47"> NDỊ DERE YA NA OGE O WERE HA : Ọ bụ ihe dị ka mmadụ iri anọ dere ya .

(src)="47"> PANURAT : Hirahira 40 halak manurat saleleng 1.600 taon , sian taon 1513 ASM sahat tu 98 DM *
(trg)="49"> A malitere ide ya n’afọ 1513 Tupu Oge Ndị Kraịst ma dechaa ya n’ihe dị ka n’afọ 98 Oge Ndị Kraịst

(src)="48"> HATA : Nunga disalin deba manang sude tu lobi sian 2.500 hata
(trg)="50"> ASỤSỤ OLE A SỤGHARỊRỊLA YA : A sụgharịala akwụkwọ niile dị na ya nakwa akwụkwọ ụfọdụ dị na ya n’ihe karịrị puku asụsụ abụọ na narị ise

(src)="49"> DISARHON : Buku na gumodang tarsar di liat portibi on hirahira lima miliar Bibel
(trg)="51"> OLE E KESARALA YA : E kesaala ihe dị ka ijeri Baịbụl anọ .

(src)="50"> ASM hata na dipajempek lapatanna ” Andorang So Masehi ” , dohot DM lapatanna ” Dunghon Masehi ”
(trg)="52"> O nweghị akwụkwọ ọzọ e kesarurula otú ahụ

# bbc/2015243.xml.gz
# ig/2015243.xml.gz


(src)="1"> TOPIK UTAMA | SIULASON NI MAJALAH ON
(trg)="1"> ISIOKWU ỤLỌ NCHE A | Ị̀ GA - ACHỌ ỊMỤ BAỊBỤL ?

(src)="2"> Sitindangi Ni Jahowa ditanda alani ulaon marbarita na uli .
(trg)="2"> E ji ịgbasa ozi ọma mara Ndịàmà Jehova .

(src)="3"> Alai diboto hamu do hami pe ditanda ala patupahon ulaon parsiajaran Bibel di liat portibi on ?
(trg)="3"> Ma , ị̀ ma na n’ebe niile n’ụwa , anyị na ndị mmadụ na - amụ Baịbụl ?

(src)="4"> Di taon 2014 , lobi sian 8.000.000 Sitindangi di 240 Negara mambahen hirahira 9.500.000 parsiajaran Bibel ganup bulan .
(trg)="5"> Ha na ihe fọrọ ntakịrị ka ọ bụrụ nde mmadụ itoolu na narị puku mmadụ ise mụrụ Baịbụl kwa ọnwa .

(src)="5"> * Boi dohonon , godang ni halak na marsiajar Bibel dohot hami lobi sian bilangan ni pangisi ni 140 negara !
(trg)="6"> * E nwere ihe dị ka otu narị mba na iri anọ ọnụ ọgụgụ ndị anyị na ha na - amụ Baịbụl karịrị ndị bi na nke ọ bụla n’ime ha .

(src)="6"> Laho patupahon ulaon pangajarion on , ganup taon Sitindangi Ni Jahowa pabinsarhon hirahira sada satonga miliar Bibel , buku , majalah , dohot angka na asing na dipangke tu parsiajaran Bibel di bagasan 700 hata !
(trg)="7"> N’afọ ọ bụla , Ndịàmà Jehova na - ebipụta Baịbụl , akwụkwọ , magazin , na ihe ndị ọzọ ha ji akụziri ndị mmadụ Baịbụl .

(src)="7"> Ndang adong be na boi tarpatudos tu ulaon marbarita on i ma manogihon halak marsiajar Bibel di hatana sandiri .
(trg)="8"> Ha na - ebipụta ihe ndị a ihe fọrọ obere ka ọ bụrụ otu ijeri na narị nde ise .

(src)="8"> ” Ndang hea lomo rohangku marsiajar di singkola , alai parsiajaran on tabo .
(trg)="9"> Ha na - ebipụtakwa ha n’ihe dị ka narị asụsụ asaa .

(src)="9"> Jala sude na huparsiajari palashon rohangku ! ” ​ — Katlego , Afrika Selatan .
(trg)="11"> Otu nwoke onye Saụt Afrịka aha ya bụ Katlego kwuru , sị : “ Mgbe m na - aga akwụkwọ , anaghị m enwe mmasị ịmụ ihe .

(src)="10"> ” Parsiajaran on mangalusi sude sungkunsungkunku jala godang na i dope . ” ​ — Bertha , Meksiko .
(trg)="12"> Ma , ihe mụ na Ndịàmà Jehova na - amụ na - atọ m ezigbo ụtọ .

(src)="11"> ” Marsiajar Bibel dibahen di jabungku di tingki na pas di ahu .
(trg)="13"> Ihe ndị m na - amụta na - emekwa ka obi ruo m ala . ”

(src)="12"> Aha dope na hurang ! ” ​ — Eziquiel , Brasil .
(trg)="16"> Otú a ha si eme ya na - eme m ezigbo obi ụtọ . ”

(src)="13"> ” Sipata 15 sahat 30 minut hami marsiajar — manang umleleng sian i ​ — dia ma na pas tu tingkingku . ” ​ — Viniana , Australia .
(trg)="17"> Otu nwaanyị onye Ọstrelia aha ya bụ Viniana sịrị : “ Mgbe ụfọdụ , anyị na - eji ihe dị ka nkeji iri na ise ma ọ bụ nkeji iri atọ amụ ihe .

(src)="14"> ” Ndang margarar parsiajaran i ​ — longang do roha mangida ! ” ​ — Aime , Benin .
(trg)="18"> Mgbe ụfọdụkwa , anyị na - anọfe nkeji iri atọ .

(src)="15"> ” Na mangajarhon Bibel tu ahu burju jala lambok .
(trg)="19"> Ma , ọ bụ mgbe ọ bụla dị mụ mma ka anyị na - anọru . ”

(src)="16"> Gabe maraleale ma hami . ” ​ — Karen , Irlandia Utara .
(trg)="22"> O mere ka mụ na ya dịrị n’ezigbo mma . ”

(src)="17"> ” Godang na marsiajar Bibel ndang na ingkon gabe Sitindangi Ni Jahowa . ” ​ — Denton , Inggris .
(trg)="23"> Otu nwoke onye Ịngland aha ya bụ Denton sịrị na “ o nwere ọtụtụ ndị na - amụcha Baịbụl ma ha anaghị aghọ Ndịàmà Jehova . ”

(src)="18"> Boi tapillit na laho taparsiajari jala tapareso ayat ni Bibel na hombar tu parsiajaran i .
(trg)="24"> Anyị na - ahọrọ otu isiokwu ma leba anya n’amaokwu Baịbụl ndị kwuru gbasara isiokwu ahụ .

(src)="19"> Songon , Bibel mangalusi angka sungkunsungkun on : Ise do Debata ?
(trg)="25"> Iji maa atụ , Baịbụl zara ajụjụ ndị dị ka : Ònye bụ Chineke ?

(src)="20"> Songon dia do hadirionNa ?
(trg)="26"> Olee ụdị onye ọ bụ ?