# arn/2017002.xml.gz
# ig/2017002.xml.gz


(src)="1"> © 2016 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
(trg)="1"> © 2016 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania

(src)="2"> Wülngeal tüfachi papel yeniey kiñe küdaw Biblia ñi kimeltun , femkeel kom Mapu mu , fey kulliwtukey mañum yewün mu müten .
(trg)="2"> A naghị ere akwụkwọ a ere .
(trg)="3"> O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum .

(src)="3"> Fendengekelay .
(trg)="4"> E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a .

(src)="4"> Ayülmi wülal plata , amunge ta www.jw.org .
(trg)="5"> Ị chọọ inye onyinye , biko gaa na www.jw.org / ig .

(src)="5"> Feypingenole ka dungu , tati Biblia dungu mülelu tüfachi papil mew , müley Ebrew Wirintukun mu ( Antiguo Testamento ) , entungey Traducción del Nuevo Mundo de las Santas Escrituras ( Edición 2013 , en inglés ) pingelu , gringudungun rulpangey mapudungun mew .
(trg)="6"> Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ , amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na - ede n’oge a dee , ya bụ , Baịbụl Nsọ — Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ .

(src)="6"> Welu Génesis , Rut ka Jona entungey Génesis , Rut y Jonás en mapudungun , Sociedad Bíblica Chilena , 1994 .
(trg)="7"> MAGAZIN A bụ́ Ụlọ Nche na - enye Jehova Chineke , bụ́ Onye na - achị eluigwe na ụwa , otuto .

(src)="7"> Tati Biblia müley Griegu Wirintukun mu ( Nuevo Testamento ) , entungey Ngünechen ñi küme Dungu , Sociedades Bíblicas Unidas , 1997 , mapudungun mew .
(trg)="8"> Ozi ọma dị na ya na - akasi ndị mmadụ obi .

(src)="9"> Kimeltukey Chaw Ngünechen ñi Ngünenien wenu mapu mülelu , pichiñma mu apümafi kom ti wedake dungu ka kiñe küme mülewe elkünutuafi ti Mapu , feymu yafültukukefi tati pu che .
(trg)="9"> Ozi ọma ahụ bụ na Alaeze Chineke , nke bụ́ ọchịchị dị n’eluigwe , ga - eme ka ajọ omume niile kwụsị n’oge na - adịghị anya , meekwa ka ụwa ghọọ paradaịs .

(src)="10"> Ka kellukefi ñi feyentual ta Jesukristo mu , kidu larkelu am taiñ nieal afnoachi mongen , ka fewla Longko Ülmenküley Chaw Ngünechen ñi Ngünenien mu .
(trg)="10"> Ọ na - agwa ndị mmadụ ka ha nwee okwukwe na Jizọs Kraịst , bụ́ onye nwụrụ ka anyị wee nweta ndụ ebighị ebi , onye bụ́kwa Eze na - achị ugbu a n’Alaeze Chineke .

(src)="11"> Tüfachi chillka amuley ñi entungeel 1879 tripantu mu .
(trg)="11"> Ndịàmà Jehova na - ebipụta magazin a kemgbe afọ 1879 .

(src)="12"> Koneltukelay politiko dungu mew .
(trg)="12"> Ọ naghị etinye aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị .

(src)="13"> Yamniekefi ti Biblia ñi doykülen .
(trg)="13"> Ihe niile ọ na - ekwu si na Baịbụl .

# arn/2017003.xml.gz
# ig/2017003.xml.gz


(src)="1"> Chew ñi mülen trokiñke dungu
(trg)="1"> Isiokwu Ndị Dị na Magazin A

(src)="2"> 3 ¿ Kümeafuy tañi papeltuafiel ti Biblia ?
(trg)="2"> 3 Olee Uru Ịgụ Baịbụl Bara ?

(src)="3"> 4 ¿ Chumngechi eluwküleafun ?
(trg)="3"> 4 Olee Otú M Ga - esi Malite Ịgụ Baịbụl ?

(src)="4"> 5 ¿ Chumngechi doy ayüwmayafiñ ?
(trg)="4"> 5 Ihe Ga - eme Ka Ịgụ Baịbụl Na - atọkwu Gị Ụtọ

(src)="5"> 6 Tati Biblia , ¿ chumngechi kümelkayaenew tañi mongen mu ?
(trg)="5"> 6 Olee Otú Baịbụl Nwere Ike Isi Nyere M Aka ná Ndụ ?

(src)="6"> 8 TI BIBLIA KÜME ELKÜNUTUEYEW ÑI MONGEN
(trg)="6"> 8 BAỊBỤL NA - AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

(src)="7"> ¡ Ayülafun ñi layal !
(trg)="7"> Achọghị M Ịnwụ

(src)="8"> 10 INAYENTUÑMAYAFIYIÑ ÑI MUPILTUN | ENOK
(trg)="8"> 10 ṄOMIE OKWUKWE HA | INỌK

(src)="9"> “ Enok tuterkefi ta Ngünechen ”
(trg)="9"> “ O Mere Ihe Dị Chineke Ezi Mma ”

(src)="10"> 14 ¿ FALIN - NGEPEY MAY ÑI WELURAKIDUAMKEN ?
(trg)="10"> 14 MMADỤ ỊGHỌTAHIE IHE BAỊBỤL KWURU , Ọ̀ BỤ OBERE IHE ?

(src)="11"> 16 ¿ CHEM KIMELTUKEY TI BIBLIA ?
(trg)="11"> 16 GỊNỊ KA BAỊBỤL KWURU ?

# arn/2017004.xml.gz
# ig/2017004.xml.gz


(src)="1"> Tati Biblia ñi kuyfi tuwün - ngen mu , ¿ kellulayafeiñmu ?
(src)="2"> Kam ¿ petu falintufalngey ?
(trg)="1"> Baịbụl , oge ya ọ̀ gafeela , ka ọ̀ ka bara uru n’oge anyị a ?

(src)="3"> Biblia feypi : “ Kom tati wirikonkülechi dungu ti Wirin Chillka mew wiringey Ngünechen tañi adkünuel ka ñi piel mew , feymew rume kümey ” ( 2 Timotew 3 : 16 , 17 ) .
(trg)="2"> Baịbụl kwuru , sị : “ Akwụkwọ Nsọ dum si n’ike mmụọ nsọ Chineke , ọ bara uru . ” — 2 Timoti 3 : 16 , 17 .

(src)="4"> Tüfachi chillka Ti Werken feypi kiñeke dungu pengelkelu Biblia ñi kimün taiñ kellukeetew , ka feypi chumngechi doy kümelkayafeiñmu taiñ papeltufiel Biblia .
(trg)="3"> Isiokwu Ụlọ Nche a kwuru ihe ndị na - egosi na Baịbụl ka bara uru .
(trg)="4"> O kwukwara otú anyị ga - esi na - agụ ya ya ana - atọ anyị ụtọ , ma baara anyị uru .

# arn/2017005.xml.gz
# ig/2017005.xml.gz


(src)="1"> WÜNEN PAGINA ÑI PENGELNIEEL | CHUMNGECHI DOY KÜMELKAYAFEYMU TAMI PAPELTUFIEL BIBLIA
(trg)="1"> ISIOKWU ỤLỌ NCHE A | OLEE IHE Ị GA - EME KA ỊGỤ BAỊBỤL NA - ATỌ GỊ ỤTỌ ?

(src)="2"> “ Küdawngelu ñi adümngeal tati Biblia trokifiñ ” ( Jovy ) .
(trg)="2"> “ Echere m na agaghị m aghọtali Baịbụl . ” ​ — Jovy

(src)="3"> “ Rakiduamkefun ñi afeluwün - ngen ” ( Queennie ) .
(trg)="3"> “ Ọ dịcha m ka ịgụ Baịbụl ga na - agwụ ike . ” ​ — Queennie

(src)="4"> “ Ngüneduamlu ñi fenterupan ti Biblia , duamwelan ñi papeltuafiel ” ( Esekiel ) .
(trg)="4"> “ Ọ na - abụ m leechaa otú Baịbụl hà , ike ịgụ ya ana - agwụ m . ” ​ — Ezekiel

(src)="5"> Küpa papeltufuymi chi tati Biblia , welu tami rakiduamken mu tüfachi che reke , duamwelaymi chi tami femal .
(trg)="5"> È nwetụla mgbe ị chọrọ ịgụ Baịbụl , ya adị gị otú ọ dị otu n’ime ndị a ?
(trg)="6"> E nwere ndị ịgụ Baịbụl na - esiri ezigbo ike .

(src)="6"> Fentren che afeluwün - ngelu trokikefingün ñi papeltufiel Biblia .
(trg)="7"> Ọ bụrụ na ị bụ otu n’ime ha , gị amata na Baịbụl nwere ike ime ka ndụ na - atọkwu gị ụtọ , olee ihe ị ga - eme ?

(src)="7"> Welu , ¿ ngüneduamfulmi kay tati Biblia tami kelluaetew ñi nieal kiñe ayüfal mongen tami ayüwküleal ?
(trg)="8"> Ọ bụrụkwanụ na ị chọpụta na o nwere otú i nwere ike isi na - agụ Baịbụl , ya ana - atọkwu gị ụtọ , ọ̀ bụ na ị gaghị achọ ịgụ ya ?

(src)="8"> Ka ¿ kimürpulmi kay chumngechi papeltuafiel tami afeluwnoaetew ?
(trg)="9"> Gbalịanụ gụọ Baịbụl ka ị hụ ihe ndị o kwuru ga - abara gị uru .

(src)="9"> ¿ Doy eluwpeafuymi may tami ngüneduamafiel Biblia ñi feypiel ?
(trg)="10"> Ka anyị legodị uru ụfọdụ ndị kwuru na ha ritere mgbe ha gụwara Baịbụl .

(src)="10"> Fentren che eluwlu ñi papeltuafiel tati Biblia , rume ayüfingün .
(trg)="11"> E nwere ihe otu nwa okorobịa aha ya bụ Ezekiel kwuru .

(src)="11"> Inaduamnge kiñeke ñi feypiel .
(trg)="12"> Ọ dị ihe dị ka afọ iri abụọ na abụọ .

(src)="12"> Esekiel nielu 20 tripantu püle , feypi : “ Kuyfi , iñche felekefun kiñe che reke amulniefilu kiñe auto , welu rakiduamkenolu chew tañi amual .
(trg)="13"> Ọ sịrị : “ Na mbụ , m na - ebi ndụ ka onye bu ụgbọala na - aga n’enweghị ebe o bu n’uche ịga .

(src)="13"> Welu ñi papeltufiel Biblia kellukeenew ñi nieal kiñe ayüfal mongen .
(trg)="14"> Ma , mgbe m gụwara Baịbụl , ndụ m bịara nwee isi .

(src)="14"> Ti Biblia niey falinke ngülam ñi inayafiel fill antü ” .
(trg)="15"> Ihe e dere na Baịbụl na - enyere m aka kwa ụbọchi . ”

(src)="15"> Kiñe üllcha domo nielu 20 tripantu püle , Frida pingelu , feypi : “ Iñche lladküfemkefun .
(trg)="16"> E nwekwara ihe otu nwa agbọghọ dịkwa ihe dị ka afọ iri abụọ na abụọ aha ya bụ Frieda kwuru .
(trg)="17"> Ọ sịrị : “ M na - ewebu iwe ọkụ .

(src)="16"> Welu ñi papeltufiel Biblia kelluenew ñi ngünewal .
(trg)="18"> Ma , ihe ndị m gụtara na Baịbụl emeela ka m na - ejide onwe m .

(src)="17"> Femngechi doy küme yewkülen kakelu che engu , feymu fewla nien doy weni ” .
(trg)="19"> O meekwala ka mụ na ndị mmadụ na - adịkwu ná mma . ”

(src)="18"> Ti papay Eunice 50 tripantu nielu , feypi ti Biblia mew : “ Kellunieenew ñi doy küme chengeal , tañi elkünual ñi wedake wimtun ” .
(trg)="20"> Otu nwaanyị aha ya bụ Eunice dị ihe dị ka afọ iri ise kwuru na Baịbụl na - enyere ya aka ịbụ ezigbo mmadụ , na - enyekwara ya aka ịgbanwe àgwà ndị na - adịchaghị mma ọ na - akpa .

(src)="19"> Tüfachi pu che ka rume fentren che reke , tami papeltufiel Biblia kelluafeymu tami nieal doy ayüwün - ngechi mongen ( Isaías 48 : 17 , 18 ) .
(trg)="21"> Ihe a ndị a kwuru , nakwa ihe ọtụtụ ndị ọzọ gụrụla Baịbụl chọpụtara , gosiri na ịgụ Baịbụl nwere ike ime ka ndụ na - atọ gị ụtọ .

(src)="20"> Fillke dungu mu kelluafeymu ta Biblia , kiñeke tüfa : 1 ) küme dullial tami chumal , 2 ) tami nieal kümeke weni , 3 ) tami chaftuafiel ti afeluwün - ngechi dungu , ka 4 ) tami kimürpuafiel ti rüf dungu Chaw Ngünechen mu , tüfa tati doy falin - ngelu .
(trg)="22"> Ịgụ Baịbụl nwekwara ike inyere gị aka ( 1 ) ime mkpebi ndị dị mma , ( 2 ) imete ezigbo ndị enyi , ( 3 ) idi nsogbu , ( 4 ) nakwa ịmụta gbasara Chineke , bụ́ ihe kacha mkpa ná ndụ .

(src)="21"> Biblia tañi ngülam Chaw Ngünechen mu küpay ka kidu turpu wülkelay wedake ngülam , feymu refalta inalayafimi .
(trg)="23"> E nweghị mgbe ime ihe Baịbụl kwuru ga - aghọ gị ahịa n’ihi na ọ bụ Chineke mere ka e dee ha .

(src)="22"> Rume fali tami eluwal ñi papeltufiel .
(trg)="24"> Chineke agaghị agwa gị mee ihe na - adịghị mma .

(src)="23"> Feymu tami afeluwnoal ti papeltun mu ka tami ayüwmafiel , ¿ chem kelluafeymu ?
(trg)="26"> Olee ihe ụfọdụ i nwere ike ime ka ịgụ Baịbụl gụwa gị agụụ , nakwa ka ọ na - atọ gị ụtọ ?

# arn/2017006.xml.gz
# ig/2017006.xml.gz


(src)="1"> WÜNEN PAGINA ÑI PENGELNIEEL | CHUMNGECHI DOY KÜMELKAYAFEYMU TAMI PAPELTUFIEL BIBLIA
(trg)="1"> ISIOKWU ỤLỌ NCHE A | OLEE IHE Ị GA - EME KA ỊGỤ BAỊBỤL NA - ATỌ GỊ ỤTỌ ?

(src)="2"> ¿ Chumngechi doy ayüwmafimi tami papeltufiel Biblia ka tami doy kelluaetew ?
(trg)="2"> Olee ihe ị ga - eme ka ịgụ Baịbụl na - atọ gị ụtọ ?

(src)="3"> Inaduamnge tüfachi kechu ngülam ñi kellukefiel ta fentren che .
(trg)="3"> Legodị ihe ise nyerela ụfọdụ ndị aka .

(src)="4"> Pepikange chew tami papeltual .
(trg)="4"> Nọrọ n’ebe ahụ́ ga - eru gị ala .

(src)="5"> Kintunge chew tami tüngküleal .
(trg)="5"> Gbalịa nọrọ ebe dị jụụ .

(src)="6"> Mülekilpe chem no rume tami katrütuaetew tami papeltun .
(trg)="6"> Gbaa mbọ ka a ghara inwe ihe ga na - adọpụ gị uche .

(src)="7"> Küme pelontule ti mülewe ka füshkülele , fey doy kelluaeymu tami papeltufiel .
(trg)="7"> Ịnọ ebe ị ga na - ahụ ihe ị na - agụ nke ọma , nakwa ebe ezigbo ikuku ga na - ekusa gị ga - eme ka ị na - aghọta ihe ị na - agụ .

(src)="8"> Küme rakiduam mu papeltunge .
(trg)="8"> Jiri obi ọcha gụọ ya .

(src)="9"> Tati Biblia taiñ Wenu Chaw mu küpay , feymu tami kelluaetew ti papeltun , müley tami rakiduamal kiñe pichiche reke eluwkülelu ñi kimeltuetew tañi poyen chaw .
(trg)="9"> Ebe ọ bụ Nna anyị bi n’eluigwe nwe Baịbụl , ọ ga - abara gị uru ma i mee ka nwatakịrị chọrọ ịmụta ihe n’aka nne ma ọ bụ nna ya hụrụ ya n’anya .

(src)="10"> Feymu tami kimeltuaetew ta Chaw Ngünechen , kiñe pülekünunge chem weda rakiduam tami niefel ti Biblia mu ( Salmo 25 : 4 ) .
(trg)="10"> Ọ bụrụ na e nwere ihe na - adịghị mma ị na - eche gbasara Baịbụl , ọ ga - adị mma ka ị hapụ ya ka Chineke nwee ike ịkụziri gị ihe . — Abụ Ọma 25 : 4 .

(src)="11"> Wüne ngillatunge .
(trg)="11"> Kpee ekpere tupu gị agụwa Baịbụl .

(src)="12"> Chaw Ngünechen ñi rakiduam müley ti Biblia mew , feymu duamnieiñ tañi kellun taiñ adümnieafiel .
(trg)="12"> Ọ bụ uche Chineke ka e dere na Baịbụl .
(trg)="13"> Ọ bụ ya mere anyị ji kwesị ịrịọ ya ka o nyere anyị aka ịghọta ya .

(src)="13"> Kidu ‘ eluafi tañi newen tüfey engün tañi ngillatuetew ’ ( Luka 11 : 13 ) .
(trg)="14"> Chineke kwuru na ọ ga - enye “ ndị na - arịọ ya mmụọ nsọ . ”

(src)="14"> Tüfa kelluaeymu tami kimürpual chumngechi ñi rakiduamken ta Chaw Ngünechen .
(trg)="15"> Mmụọ nsọ ga - enyere gị aka ịghọta uche Chineke .

(src)="15"> Rupalu chi antü mu , kelluaeymu tami kimafiel “ Ngünechen tañi kimngekenofelchi dungu kütu ” ( 1 Korintio 2 : 10 ) .
(trg)="16"> Nwayọọ nwayọọ , ọ ga - emekwa ka ị ghọta “ ihe ndị miri emi nke Chineke . ” — 1 Ndị Kọrịnt 2 : 10 .

(src)="16"> Re papeltukawlayaymi müten .
(trg)="17"> Gụọ ya otú ị ga - aghọta ya .

(src)="17"> Eluwlayaymi tami fentren papeltual müten .
(trg)="18"> Agụla ya naanị ka ị gụchaa isi ole i kpebiri ịgụ otu mgbe .

(src)="18"> Rakiduamnienge tami papeltun mu .
(trg)="19"> Chebara ihe ị na - agụ echiche .

(src)="19"> Ramtuwnge : “ Tati che ñi papeltupefiel , ¿ chumngey tañi femngen ?
(trg)="20"> I nwere ike ịjụ onwe gị ajụjụ ndị dị ka : ‘ Olee àgwà ọma onye a na - ekwu gbasara ya ebe a nwere ?

(src)="20"> ¿ Chumngechi inayafun tüfa tañi mongen mu ? ” .
(trg)="21"> Olee otú m ga - esi na - eme ka ya ? ’

(src)="21"> Rakiduamnge chem tami küpa diturpual .
(trg)="22"> Nwee ihe i bu n’obi Baịbụl ị na - achọ ịgụ ga - enyere gị aka na ya .

(src)="22"> Tami papeltun mu , kintunge chem tami kelluaetew ti mongen mu , femngechi kümeke kimeltun entuaymi .
(trg)="23"> Ị chọọ ka Baịbụl ị na - achọ ịgụ na - atọ gị ụtọ , i kwesịrị ibu n’obi na ị ga - amụta ihe ga - abara gị ezigbo uru .

(src)="23"> Eluwafuymi tami doy kimal Chaw Ngünechen mu , doy küme chengeal , doy küme fütangeal kam doy küme domongeal .
(trg)="24"> I nwere ike ibu n’obi ịmụtakwu gbasara Chineke , ma ọ bụkwanụ otú ị ga - esi bụrụ ezigbo mmadụ , ezigbo di ma ọ bụ ezigbo nwunye .

(src)="24"> Fey dullinge ( ngümintunge ) kiñe trokiñ Biblia mu tami kelluaetew tüfachi dungu mew .
(trg)="25"> Gazie ebe Baịbụl kwuru ihe ndị ga - enyere gị aka ime ihe ndị a ị chọrọ ime , gụwa ha .

(src)="25"> *
(trg)="26"> *

(src)="26"> Tüfachi kechu ngülam kelluaeymu tami eluwal ti papeltun mu .
(trg)="27"> Ime ihe ise a ga - eme ka ịgụ Baịbụl na - atọ gị ụtọ .

(src)="27"> Welu , ¿ chumngechi doy ayüwmayafimi ti papeltun ?
(trg)="28"> Ma , olee otú ị ga - esi eme ka ọ na - atọkwu gị ụtọ ?

(src)="28"> Ti küpachi trokiñ mu müley kiñeke ngülam .
(trg)="29"> Isiokwu na - eso nke a ga - akọrọ gị ihe ụfọdụ ị ga - eme .

(src)="29"> Newe kimnolmi chem trokiñ Biblia mu tami kelluaetew tüfachi dungu mew , pu Dungukelu Iney Ngen Jewba ayüwünkechi kelluaeymu .
(trg)="30"> Ọ bụrụ na ị maghị ebe e kwuru ihe ndị ahụ na Baịbụl , i nwere ike ịgwa Ndịàmà Jehova ka ha nyere gị aka .

(src)="30"> Matu papeltulayaymi
(trg)="31"> Agụla ya ọkụ ọkụ

(src)="31"> Eluwnge tami papeltufiel mu tami peniefiel reke
(trg)="32"> Mee ka obi gị dịrị n’ihe ị na - agụ , na - ewere ya ka ị̀ nọ mgbe ihe ndị ahụ na - eme

(src)="32"> Inaduamnge chem ñi nüwkülen tüfachi versikulo mu
(trg)="33"> Lee ma ị̀ ga - ahụ otú amaokwu ndị ị na - agụ si gbasa ihe amaokwu ndị ọzọ na - ekwu

(src)="33"> Nentunge falinke kimeltun tami papeltufiel mu
(trg)="34"> Chọpụta ihe ebe ị gụrụ na - akụziri gị

# arn/2017007.xml.gz
# ig/2017007.xml.gz


(src)="1"> WÜNEN PAGINA ÑI PENGELNIEEL | CHUMNGECHI DOY KÜMELKAYAFEYMU TAMI PAPELTUFIEL BIBLIA
(trg)="1"> ISIOKWU ỤLỌ NCHE A | OLEE IHE Ị GA - EME KA ỊGỤ BAỊBỤL NA - ATỌ GỊ ỤTỌ ?

(src)="2"> ¿ Chumngechi trokikefimi tami papeltufiel Biblia ?
(trg)="2"> Ịgụ Baịbụl ọ̀ na - atọ gị ụtọ , ka ọ̀ na - agwụ gị ike ?

(src)="3"> ¿ Afeluwkeymi ?
(src)="4"> Kam ¿ füshküduamelkeeymew ?
(trg)="3"> Nke ọ bụla ọ bụ nwere ike ịbụ n’ihi otú i si na - agụ ya .

(src)="5"> Chumngechi tami papeltufiel kelluaeymu tami küme duamal ka tami doy ayüwal ti papeltun mu .
(trg)="4"> Ka anyị leba anya n’ihe ndị ga na - eme ka ịgụ Baịbụl na - agụ gị agụụ , ma na - atọkwu gị ụtọ .

(src)="6"> Inaduamaiñ chem chumal .
(src)="7"> Kintunge kiñe Biblia manelfalngelu ka adümfalngelu .
(trg)="5"> Jiri Baịbụl a sụgharịrị nke ọma na nke e ji asụsụ a na - ede n’oge a na - agụ ya .

(src)="8"> Dullilmi kiñe Biblia , adümfalngenolu kam wirintukungenolu chumngechi tati pu che ñi dunguken famülke mu , fey afeluwafuymi tami papeltufiel .
(trg)="6"> Ọ bụrụ na ị na - agụ akwụkwọ , gụta ọtụtụ okwu na - esiri gị ike ịghọta , ma ọ bụkwanụ okwu ndị mgbe ochie ị na - amaghị ihe ha pụtara , akwụkwọ ahụ nwere ike ịgbụ gị .

(src)="9"> Feymu kintunge kiñe Biblia adümfalngelu , fey ñi puwal tami piwke mu .
(trg)="7"> Ọ bụ ya mere o ji dị mma ka ị chọta Baịbụl e ji asụsụ dị mfe ga - eru gị n’obi sụgharịa .

(src)="10"> Welu ka müley ñi manelfalngeal ka ñi küme rulpadungungeel .
(trg)="8"> O kwesịkwara ịbụ nke a sụgharịrị nke ọma .

(src)="11"> *
(trg)="9"> *

(src)="12"> Fillke elektroniko chemkün kelluafeymu .
(trg)="10"> Danloduo ya n’ekwentị na ihe ndị yiri ya , ma ọ bụ gị ana - agụ ya n’Ịntanet .

(src)="13"> Famülke mu tati Biblia müley papel mu , welu kafey müleafuy tami elektroniko chemkün mu .
(trg)="11"> N’oge anyị a , e nwere Baịbụl ndị e biri ebi , nweekwa ndị nke dị n’Ịntanet , kọmputa , ekwentị na ihe ndị yiri ya .

(src)="14"> Kiñeke Biblia papeltungeafuy internet mu , kam entungeafuy ñi papeltungeal komputador mu , tablet kam celular mew .
(trg)="12"> E nwekwara ihe ndị dị na kọmputa ma ọ bụ n’ekwentị ụfọdụ nwere ike inyere gị aka ịchọta amaokwu Baịbụl ndị ọzọ kwuru banyere ihe ị na - agụ .

(src)="15"> Kiñeke nieyngün fillke kellun ñi inaduamal kakelu versikulo nüwkülelu kam trürümafiel kakelu rulpadungungeelchi Biblia .
(trg)="13"> Ha nwekwara ike inyere gị aka ịhụ otú e si sụgharịa amaokwu ị na - agụ ná nsụgharị Baịbụl ndị ọzọ .

(src)="16"> Newe ayünolmi tami papeltual , fey allkütuafuymi ti Biblia .
(trg)="15"> Ụfọdụ na - egere ya ma ha nọrọ n’ụgbọala na - eme njem , ma ha na - asa ákwà , ma ọ bụkwanụ na - eme ihe ndị ọzọ .

(src)="17"> Fentren che ayükey ñi allkütuafiel mikro mu amulelu , küchatumekelu kam kangelu küdaw mu ñi femngekeel .
(trg)="16"> Leenụ ma ò nwere nke ọ bụla n’ime ụzọ ndị a ga - akara gị mma isi gụọ Baịbụl .