# bn/101999932.xml.gz
# ig/101999932.xml.gz


(src)="1"> যে গান তার আজও মনে আছে
(trg)="1"> Abụ Ọ Na - echezọghị

(src)="2"> “ বিদ্যালয়ে আমি একটা স্তোত্র গান করতাম , যার শব্দগুলো ছিল , ‘ মহান যিহোবা আপন মহিমায় সিংহাসনে বিরাজমান । ’
(trg)="2"> “ N’ỤLỌ akwụkwọ agụrụ m otu abụ nke nwere okwu ndị bụ́ , ‘ Jehova onye ukwu , onye nọkwasịrị n’ocheeze n’ebube ya . ’

(src)="3"> আমি প্রায়ই ভাবতাম , ‘ এই যিহোবা কে ? ’ ”
(trg)="3"> Ana m ajụkarị onwe m , sị , ‘ Ònye bụ Jehova a ? ’ ”

(src)="4"> এটা গুয়েন গুচ নামে একজন যিহোবার সাক্ষির কথা , যার জীবনকাহিনী প্রহরীদুর্গ - এ ছাপা হয়েছিল ।
(trg)="4"> Ihe ahụ Gwen Gooch , bụ́ otu n’ime Ndịàmà Jehova nakwa onye e bipụtara akụkọ ndụ ya n’Ụlọ Nche kwuru , nwere mmetụta ma ọ dịkarịa ala n’ahụ otu onye nke gụrụ ya .

(src)="5"> * আর এটা অন্তত আরেকজন পাঠিকার অনুভূতির সঙ্গে মিলে গিয়েছিল ।
(trg)="5"> * Vera , bụ́ onye si Seattle , Washington , U.S.A . , na - echeta , sị , “ Enwere m otu ahụmahụ ahụ mgbe m nọ na kọleji . ”

(src)="9"> ভেরা আজ প্রায় ৫০ বছর ধরে একজন যিহোবার সাক্ষি ।
(trg)="6"> Mgbe o gesịrị otu abụ , Vera , dịkwa nnọọ ka Gwen , chọsiri ike ịmata onye ọ pụrụ ịbụ ya bụ Jehova a .

(src)="10"> কিন্তু হাইস্কুলের দিনগুলোতে তিনি যে গান শিখেছিলেন তা তিনি আজও ভুলতে পারেননি ।
(trg)="7"> Vera matara ihe ọ chọrọ ịmata laa azụ na 1949 mgbe nwanne ya nwoke gwara ya na nke mbụ ya banyere Jehova , bụ́ aha aka Chineke nke dị na Bible .

(src)="11"> তিনি বলেন , ‘ বহু বছর ধরে আমি জানতে চেষ্টা করেছিলাম যে কে এই গানটা লিখেছিলেন । ’
(trg)="8"> Vera abụwo otu n’ime Ndịàmà Jehova kemgbe ihe dị ka ọkara narị afọ .
(trg)="9"> Ma o chezọghị abụ ahụ ọ nụrụ mgbe ọ na - aga kọleji .

(src)="12"> শেষ পর্যন্ত , একটা বাদ্যযন্ত্রের দোকানের সাহায্যে তিনি তা জানতে পেরেছিলেন ।
(trg)="10"> “ Ruo ọtụtụ afọ , ” ka ọ na - ekwu , “ agbalịwo m ịchọta ebe e si nweta ya . ”

(src)="13"> ১৮২৫ সালে ফ্রাঞ্জ শুবার্ট এই গান লিখেছিলেন ।
(trg)="11"> N’ikpeazụ , site n’enyemaka nke otu ebe a na - ere egwú , ọ chọtara ya .

(src)="14"> গানের কথাগুলো সত্যিই যিহোবার প্রশংসা করে ।
(trg)="12"> Abụ ahụ sitere n’abụ Franz Schubert dere na 1825 .
(trg)="13"> Okwu ndị dị n’egwú ahụ na - eto Jehova n’ezie .

(src)="15"> গানের কথাগুলো এইরকম ছিল :
(trg)="14"> Dị ka ihe atụ , ụfodụ n’ime ihe ndị e kwuru n’abụ ahụ bụ :

(src)="16"> “ প্রভু যিহোবা মহান কারণ আকাশ ও পৃথিবী তাঁর আশ্চর্য ক্ষমতা ঘোষণা করে । . . .
(trg)="15"> “ Jehova , bụ́ Onyenwe anyị , dị ukwuu !
(trg)="16"> n’ihi na Eluigwe na Ụwa na - egosi ike ya dị ukwuu . . . .

(src)="17"> তুমি তা শুনতে পাবে প্রচণ্ড , দুর্বার ঝড়ে , সাগরের ভয়ংকর গর্জনে . . .
(trg)="17"> Ị na - anụ ya n’ụda oké ifufe , n’ụda nke mmiri iyi na - asọsi ike . . .

(src)="18"> অরণ্যের মর্মর ধ্বনিতে , দেখতে পাবে সোনালী শস্যের হিল্লোলে , সুবাসিত ফুলের উজ্জ্বল পাপড়িতে , নীল আকাশের বুকে তারাদের মাঝে . . .
(trg)="18"> Ị na - anụ ya n’ụda oké ọhịa , na - ahụ ya mgbe ọka mara mma ṅagharịrị ; ná mgbukepụ nke okooko osisi mara mma nke na - esi ísì ụtọ , na kpakpando ndị jupụtara n’igwe ojii nke Eluigwe . . .

(src)="19"> বজ্রনিনাদের ভয়ংকর ধ্বনিতে আর আকাশের বুক চিরে ক্ষিপ্র গতিতে ছুটে চলা বিদ্যুতের ঝলকে ।
(trg)="19"> Égbè eluigwe Ya na ada ụda na - atụ ụjọ , ìhè sitere n’àmụ̀mà Ya na - enwusi ike n’igwe .

(src)="20"> কিন্তু সবকিছুর উর্ধ্বে তোমার হৃদস্পন্দন যিহোবার ক্ষমতা ঘোষণা করে , . . .
(trg)="20"> Ma obi gị na - eti eti na - ekwupụta nnọọ ike Jehova karị , . . .

(src)="21"> অনন্তকালীন প্রভু ঈশ্বর ।
(trg)="21"> Onyenwe anyị Chineke nke na - adịru ebighị ebi .

(src)="22"> স্বর্গের পানে তাঁর দিকে তাকাও আর তাঁরই কাছে দয়া ও করুণা চাও । . . .
(trg)="22"> Lekwasị Ya anya n’Ebe Dị Elu ma tụọ anya amara na obi ebere . . . .

(src)="23"> মহান প্রভু , যিহোবা ! ”
(trg)="23"> Jehova , bụ́ Onyenwe anyị , dị ukwuu ! ”

(src)="24"> ভেরা বলেন : “ আমি মাঝে মাঝে এই গানের কথাগুলো দেখিয়ে লোকেদের বোঝাবার চেষ্টা করি যে ১৮০০ শতাব্দীতেও এমন লোকেরা ছিলেন যারা ঈশ্বরের নাম জানতেন ও তাঁর প্রশংসা করতেন । ”
(trg)="24"> Vera na - ekwu , sị : “ Ejiwo m okwu dị n’abụ a mee ihe mgbe ụfọdu iji gosi ndị mmadụ na n’afọ ndị 1800 e nwere ndị maara aha Chineke ma tookwa ya . ”

(src)="25"> আসল কথা হল যে একেবারে শুরু থেকেই বিশ্বাসী পুরুষ ও নারীরা গান গেয়ে যিহোবার প্রশংসা করতেন ।
(trg)="25"> Nke bụ́ eziokwu bụ na malite n’oge gboo , a kpaliwo ndị ikom na ndị inyom kwesịrị ntụkwasị obi iji abụ too Jehova .

(src)="26"> আর এই রীতি অনন্ত কাল ধরে চলতে থাকবে , কেননা স্বর্গের ও পৃথিবীর সৃষ্টিকর্তার প্রশংসা করার সীমাহীন কারণ রয়েছে ।
(trg)="26"> Ọ bụ ihe a ga - anọgide na - eme ruo mgbe ebighị ebi , n’ihi na ọ dịghị mgbe a na - agaghị enwe ihe mere a ga - eji too Onye Okike nke eluigwe na ụwa .

(src)="27"> [ পাদটীকাগুলো ]
(trg)="27"> [ Ihe ndị e dere n’ala ala peeji ]

(src)="28"> ১৯৯৮ সালের ১লা মার্চ সংখ্যার প্রহরীদুর্গ দেখুন ।
(trg)="28"> Lee Ụlọ Nche nke March 1 , 1998 .

(src)="29"> [ ১৩ পৃষ্ঠার চিত্র ]
(trg)="29"> [ Foto dị na peeji nke 16 ]

(src)="30"> ভেরা
(trg)="30"> Vera

# bn/102000000.xml.gz
# ig/102000000.xml.gz


(src)="1"> সূচিপত্র
(trg)="1"> Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

(src)="2"> এপ্রিল থেকে জুন , ২০০০
(trg)="2"> January 8 , 2000

(src)="3"> রক্ত ছাড়া চিকিৎসা ও অপারেশনের — চাহিদা দিন দিন বেড়ে চলেছে
(trg)="3"> Ịgwọ Ọrịa na Ịwa Ahụ n’Ejighị Ọbara Ihe A Na - achọwanye

(src)="4"> রক্ত ছাড়া চিকিৎসা ও অপারেশনের দিকে দিন দিন লোকেরা আরও বেশি করে ঝুঁকছে ।
(trg)="4"> Ugbu a , a na - agwọkarị ọrịa ma na - awa ahụ n’ejighị ọbara karịa mgbe ọ bụla ọzọ .

(src)="5"> কিন্তু কেন এর চাহিদা এত বেড়ে চলেছে ?
(trg)="5"> N’ihi gịnị ka e ji na - achọ ya otú ahụ ?

(src)="6"> এটা কি রক্ত নেওয়ার বিকল্প পদ্ধতি আর এটা কি নিরাপদ ?
(trg)="6"> Ọ̀ bụ ihe ọzọ ka mma a pụrụ iji dochie anya mmịnye ọbara ?

(src)="7"> ৩ চিকিৎসা বিজ্ঞানকে যারা নতুন পথ দেখিয়েছেন
(trg)="7"> 3 Ndị Malitere Nkà Ọgwụ
(trg)="8"> 4 Mmịnye Ọbara — Arụmụka Dịteworo Aka

(src)="8"> ৪ রক্ত দেওয়া — বিতর্কে ঘেরা অনেকদিনের ইতিহাস
(trg)="9"> 7 Ọchịchọ A Na - achọwanye Ịgwọ Ọrịa na Ịwa Ahụ n’Ejighị Ọbara

(src)="10"> ১২ প্রেম কোন বাধাই মানে না
(trg)="10"> 12 “ Magazin Kasị Mma E Nwere ”

(src)="11"> ১৬ লামু — যে দ্বীপ সময়ের সঙ্গে সঙ্গে তার অতীতকে হারিয়ে ফেলেনি
(trg)="11"> 13 Ịtọrọ Mmadụ — Achụmnta Ego Zuru Ụwa Ọnụ
(trg)="12"> 14 Ịtọrọ Mmadụ — Ihe Iyi Egwu E Ji Achụ Ego

(src)="12"> ২০ বাইবেলের দৃষ্টিভঙ্গি
(trg)="13"> 18 Ịtọrọ Mmadụ — Isi Ihe Ndị Na - akpata Ya

(src)="13"> প্রকৃত বিশ্বাস আসলে কী ?
(trg)="14"> 20 Ịtọrọ Mmadụ — È Nwere Ihe Ngwọta Ya ?

(src)="15"> ২৮ বিশ্ব নিরীক্ষা
(trg)="15"> 23 Enyemaka Maka Ndị A Tara Ahụhụ

(src)="16"> ৩০ আমাদের পাঠক - পাঠিকাদের থেকে
(trg)="16"> 26 Ndị Nne Bu Ọrịa AIDS Na - eche Ọnọdụ Amaghị Ihe A Ga - eme Ihu

(src)="17"> ৩১ এক অদ্ভুত কবরস্থান
(trg)="17"> 30 Ube Bekee — Mkpụrụ Osisi E Ji Eme Ọtụtụ Ihe n’Ezie !

(src)="22"> এটা করা কি নিরাপদ ?
(trg)="18"> 32 Ọ Pụghị Idebe Akwụkwọ nke Ya

(src)="24"> এল নিনো কী ২৪
(trg)="19"> Echiche Ziri Ezi Banyere Omenala Ndị Na - ewu Ewu 28

(src)="25"> সারা পৃথিবীতে আবহাওয়ার সমস্যার জন্য এল নিনোকে দায়ী করা হয় ।
(trg)="20"> Ọtụtụ omenala gbanyere mkpọrọgwụ na nkwenkwe ụgha na n’echiche okpukpe ndị na - adabereghị na Bible .

(src)="26"> এর কতখানি প্রভাব আছে ?
(src)="27"> [ ২ পৃষ্ঠার ক্যাপশন ]
(trg)="21"> Olee otú onye Kraịst kwesịrị isi lee omume ndị dị otú ahụ anya ?

# bn/102000001.xml.gz
# ig/102000001.xml.gz


(src)="2"> জোসে বেলজিয়ামের ছোট্ট শহর ওপেতে থাকেন ।
(trg)="2"> MGBE José dị afọ 61 , bụ́ onye Belgium si n’obodo nta Oupeye , a gwara ya na ọ ga - adị mkpa ka e dochie imeju ya .

(src)="4"> জোসে বলেন : “ ডাক্তারের কথা শুনে আমার মাথায় যেন আকাশ ভেঙে পড়েছিল । ”
(trg)="3"> “ Ọ bụ ihe kasị wụọ m akpata oyi ná ndụ m , ” ka o kwuru .

(src)="5"> মাত্র চল্লিশ বছর আগেও লিভার ট্রান্সপ্ল্যান্ট যে সে কথা ছিল না ।
(trg)="4"> Nanị iri afọ anọ gara aga , a pụghị ichetụ n’echiche idochi imeju mmadụ .

(src)="6"> এমনকি ১৯৭০ এর দশকেও এই অপারেশনে মাত্র ৩০ শতাংশ লোকই বাঁচত ।
(trg)="5"> Ọbụna n’afọ ndị 1970 , ọnụ ọgụgụ ndị na - anwụghị n’ihi ya bụ nanị ihe dị ka pasent 30 .

(src)="8"> কিন্তু , এখনও এই অপারেশনে একটা বড় ঝুঁকি আছে ।
(trg)="6"> Otú ọ dị , taa , idochi imeju mmadụ bụ ihe a na - eme ọtụtụ mgbe , ọ na - agakwa nnọọ nke ọma .

(src)="9"> অপারেশন করে লিভার ট্রান্সপ্ল্যান্ট করার সময় রোগীর শরীর থেকে প্রচুর রক্তক্ষরণ হয় , তাই ডাক্তাররা অপারেশনের সময় রোগীকে রক্ত দেন ।
(trg)="7"> Ma a ka nwere nnukwu nsogbu .

(src)="10"> আর জোসের সমস্যা এখানেই ।
(trg)="8"> Ebe ọ bụ na a na - enwekarị oké ọbara ọgbụgba mgbe a na - edochi imeju mmadụ , ndị dọkịta na - amịnyekarị ndị mmadụ ọbara n’oge ha na - awa ha ahụ .

(src)="11"> তিনি লিভার ট্রান্সপ্ল্যান্ট করতে তো চান কিন্তু ধর্মীয় বিশ্বাসের কারণে রক্ত নিতে পারবেন না ।
(trg)="9"> N’ihi nkwenkwe okpukpe ya , José achọghị ọbara .
(trg)="10"> Ma ọ chọrọ ka e dochie imeju ya .

(src)="12"> এ কথা কি ভাবা যায় ?
(trg)="11"> Ọ̀ bụ ihe a na - apụghị ime eme ?

(src)="13"> কেউ কেউ হয়তো ভাবছেন যে এটা কোনভাবেই সম্ভব নয় ।
(trg)="13"> Ma onyeisi ndị dọkịta ahụ na - awa ahụ chere na ya na ndị òtù ya nwetụrụ ohere inwe ihe ịga nke ọma n’ịwa ya ahụ n’ejighị ọbara .

(src)="15"> আর তিনি রক্ত ছাড়াই জোসের অপারেশন করেছিলেন !
(trg)="14"> Nke ahụ bụkwa kpọmkwem ihe ha mere !

(src)="16"> জোসে অপারেশনের ঠিক ২৫ দিনের মাথায় তার স্ত্রী ও মেয়ের সঙ্গে সুস্থ শরীরে বাড়ি ফিরে আসেন ।
(trg)="15"> Nanị ụbọchị 25 mgbe a wasịrị ya ahụ , José laghachiri n’ụlọ ya , ya na nwunye ya na nwa ha nwanyị .

(src)="17"> *
(trg)="16"> *

(src)="19"> আর তাই এই ডাক্তারদেরকে টাইম ম্যাগাজিন “ চিকিৎসা জগতের নায়ক ” নাম দিয়েছে ।
(trg)="17"> N’ihi nkà nke ndị ahụ magazin Time kpọrọ “ ndị dike na nkà ịgwọ ọrịa , ” a na - agwọkarị ọrịa ma na - awa ahụ ugbu a n’ejighị ọbara karịa mgbe ọ bụla ọzọ .

(src)="20"> কিন্তু রক্ত ছাড়া চিকিৎসার চাহিদা কেন দিন দিন বেড়ে চলেছে ?
(trg)="18"> Ma n’ihi gịnị ka e ji na - achọ ya otú ahụ ?

(src)="21"> এই প্রশ্নের উত্তর পাওয়ার জন্য আসুন আমরা রক্ত দেওয়ার বিতর্কে ঘেরা ইতিহাসের পাতা উলটে দেখি ।
(trg)="19"> Iji zaa ajụjụ ahụ , ka anyị tụlee akụkọ banyere mmịnye ọbara , bụ́ nke jupụtara ná nsogbu .

(src)="22"> [ পাদটীকাগুলো ]
(trg)="20"> [ Ihe ndị e dere n’ala ala peeji ]

(src)="23"> যিহোবার সাক্ষিরা মনে করেন যে শরীরের কোন অঙ্গ ট্র্যান্সপ্ল্যান্ট করা তাদের নিজস্ব সিদ্ধান্ত আর তারা তাদের বিবেক অনুসারে এই সিদ্ধান্ত নেন ।
(trg)="21"> Ndịàmà Jehova na - ele idochi akụkụ ahụ mmadụ anya dị ka ihe mmadụ ga - eji akọ na uche ya kpebie .

(src)="24"> [ ৩ পৃষ্ঠার চিত্র ]
(trg)="22"> [ Foto dị na peeji nke 3 ]

(src)="25"> আজকে সারা পৃথিবীতে ৯০,০০০ এরও বেশি ডাক্তার জানিয়েছেন যে তারা যিহোবার সাক্ষিদেরকে রক্ত ছাড়া চিকিৎসা করতে রাজি আছেন
(trg)="23"> N’ụwa nile , e nwere ugbu a ihe karịrị ndị dọkịta 90,000 meworo ka a mara na ha dị njikere ịgwọ Ndịàmà Jehova n’ejighị ọbara

# bn/102000002.xml.gz
# ig/102000002.xml.gz


(src)="1"> রক্ত দেওয়া — বিতর্কে ঘেরা অনেকদিনের ইতিহাস
(trg)="1"> Mmịnye Ọbara — Arụmụka Dịteworo Aka

(src)="3"> জেফ্রি ম্যাকেলো ।
(src)="4"> অনেক দিন আগের কথা ।
(trg)="2"> “ Ọ bụrụ na mkpụrụ ndụ ọbara uhie bụ ọgwụ ọhụrụ taa , ọ ga - esi nnọọ ike inwetara ya akwụkwọ ikike . ” — Dr .

(src)="5"> ১৬৬৭ সালের শীতকাল ।
(trg)="3"> Jeffrey McCullough .

(src)="7"> এই চিকিৎসকের নাম ছিল জাঁ - ব্যাতিস্তি ডেনিস ।
(trg)="4"> N’OGE oyi nke afọ 1667 , a kpọgara otu onye ara na - akpa ike aha ya bụ Antoine Mauroy na nke Jean - Baptiste Denis , bụ́ dibịa a ma ama nke Eze Louis nke Iri na Anọ nke France .

(src)="8"> তিনি ফ্রান্সের রাজা চতুর্থ লুইয়ের ব্যক্তিগত চিকিৎসক ছিলেন ।
(trg)="5"> Denis nwere “ ihe ngwọta ” nye ara Mauroy — ịmịnye ya ọbara nwa ehi , bụ́ nke o chere ga - eme ka onye ọ na - agwọ nọrọ jụụ .

(src)="9"> মোরওয়ার পাগলামি দেখে ডাক্তার তার শরীরে বাছুরের রক্ত দেন ।
(trg)="6"> Ma ihe agaraghị Mauroy nke ọma .
(trg)="7"> N’eziokwu , mgbe a mịnyesịrị ya ọbara nke ugboro abụọ , ọ gbakewara .

(src)="11"> কিন্তু মোরওয়ার জন্য তা মোটেই ভাল ফল আনেনি ।
(trg)="8"> Ma n’oge na - adịghị anya ara gbawakwara onye France ahụ ọzọ , mgbe obere oge gasịrị , ọ nwụkwara .

(src)="14"> আর তাই ১৬৭০ সালে মানুষের শরীরে রক্ত দেওয়া যাবে না বলে আইন জারি করা হয় ।
(trg)="9"> Ọ bụ ezie na e mesịrị chọpụta na ihe gburu Mauroy n’ezie bụ nsí arsenic , nnwale Denis ji ọbara anụmanụ mee kpalitere arụmụka kpụ ọkụ n’ọnụ na France .

(src)="15"> পরে গ্রেট ব্রিটেনের লোকসভা এবং পোপ এই আইনকে সমর্থন করেন ।
(trg)="10"> N’ikpeazụ , na 1670 , a machibidoro usoro ọgwụgwọ ahụ iwu .

(src)="16"> আর এইজন্য পরের ১৫০ বছর রক্ত দেওয়া কী বিষয় , লোকেরা বলতে গেলে তা জানতই না ।
(trg)="11"> Ka oge na - aga , Nzukọ Ndị Isi nke England na ọbụna popu mekwara otú ahụ .

(src)="17"> বিপদজনক কিছু পদ্ধতি
(trg)="12"> Mmịnye ọbara nyụrụ ka ọkụ ruo afọ 150 sochirinụ .

(src)="18"> কিন্তু , উনিশ শতকে আবারও মানুষের শরীরে রক্ত দেওয়া শুরু হয় ।
(trg)="13"> Ihe Ize Ndụ Ndị Mbụ
(trg)="14"> Na narị afọ nke 19 , mmịnye ọbara lọghachiri .